Psalms 145 (BOICB)

undefined Abụ Ọma otuto, nke Devid. 1 Aga m ebuli gị elu, Chineke m onye bụ eze;aga m eto aha gị, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. 2 Ụbọchị niile ka m ga-eto gịjaakwa aha gị mma site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. 3 ONYENWE ANYỊ dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto;ịdị ukwuu ya karịrị ihe onye ọbụla pụrụ ịghọta. 4 Otu ọgbọ ga-eto ọrụ gị niile nʼihu ọgbọ ọzọ;ha ga-ekwupụta maka ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche. 5 Ha ga-ekwupụta ihe banyere ịdị ebube nke ịma mma gị,aga m atụgharịkwa uche nʼọrụ ebube gị niile. 6 Ha ga-ekwupụta ihe banyere ike nke ọrụ ịtụnanya gị niile,aga m ekwusakwa ọrụ ukwuu gị niile. 7 Ha ga-eme mmemme nʼihi ịdị mma gị dị ukwuujirikwa ọṅụ bụọ abụ banyere ezi omume gị. 8 ONYENWE ANYỊ na-eme amara nweekwa obi ọmịiko,ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, ọ bara ụba nʼịhụnanya. 9 ONYENWE ANYỊ dị mma nʼebe mmadụ niile dị;o nwere ọmịiko nʼebe ihe niile o kere eke dị. 10 O ONYENWE ANYỊ, ihe niile i kere eke ga-eto gị;ndị nsọ gị na-aja gị mma. 11 Ha ga-ekwupụta banyere ebube nke alaeze gị.Kwupụtakwa maka ịdị ike gị, 12 ka mmadụ niile mata ihe banyere ọrụ ukwuu gị niile dị iche ichena ebube nke ịdị mma alaeze gị. 13 Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. ONYENWE ANYỊ na-emezu nkwa ya niilena-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 14 ONYENWE ANYỊ na-ekulite ndị niile dara adana-akwagide ndị niile dara mba. 15 Olileanya ihe niile dị na gị,ị na-enye ha nri ha mgbe oge ya ruru. 16 I na-asaghepụ aka gịna-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ. 17 Ụzọ ONYENWE ANYỊ niile ziri ezi;ọ na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya. 18 ONYENWE ANYỊ na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya,bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu. 19 Ọ na-emezu ọchịchọ niile nke ndị na-atụ egwu ya;ọ na-anụ akwa ha na-azọpụtakwa ha. 20 ONYENWE ANYỊ na-echebe ndị niile hụrụ ya nʼanya,ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi. 21 Ọnụ m ga-ekwupụta otuto ONYENWE ANYỊ;ka ihe niile e kere eke too aha nsọ yaruo mgbe ebighị ebi.

In Other Versions

Psalms 145 in the ANGEFD

Psalms 145 in the ANTPNG2D

Psalms 145 in the AS21

Psalms 145 in the BAGH

Psalms 145 in the BBPNG

Psalms 145 in the BBT1E

Psalms 145 in the BDS

Psalms 145 in the BEV

Psalms 145 in the BHAD

Psalms 145 in the BIB

Psalms 145 in the BLPT

Psalms 145 in the BNT

Psalms 145 in the BNTABOOT

Psalms 145 in the BNTLV

Psalms 145 in the BOATCB

Psalms 145 in the BOATCB2

Psalms 145 in the BOBCV

Psalms 145 in the BOCNT

Psalms 145 in the BOECS

Psalms 145 in the BOGWICC

Psalms 145 in the BOHCB

Psalms 145 in the BOHCV

Psalms 145 in the BOHLNT

Psalms 145 in the BOHNTLTAL

Psalms 145 in the BOILNTAP

Psalms 145 in the BOITCV

Psalms 145 in the BOKCV

Psalms 145 in the BOKCV2

Psalms 145 in the BOKHWOG

Psalms 145 in the BOKSSV

Psalms 145 in the BOLCB

Psalms 145 in the BOLCB2

Psalms 145 in the BOMCV

Psalms 145 in the BONAV

Psalms 145 in the BONCB

Psalms 145 in the BONLT

Psalms 145 in the BONUT2

Psalms 145 in the BOPLNT

Psalms 145 in the BOSCB

Psalms 145 in the BOSNC

Psalms 145 in the BOTLNT

Psalms 145 in the BOVCB

Psalms 145 in the BOYCB

Psalms 145 in the BPBB

Psalms 145 in the BPH

Psalms 145 in the BSB

Psalms 145 in the CCB

Psalms 145 in the CUV

Psalms 145 in the CUVS

Psalms 145 in the DBT

Psalms 145 in the DGDNT

Psalms 145 in the DHNT

Psalms 145 in the DNT

Psalms 145 in the ELBE

Psalms 145 in the EMTV

Psalms 145 in the ESV

Psalms 145 in the FBV

Psalms 145 in the FEB

Psalms 145 in the GGMNT

Psalms 145 in the GNT

Psalms 145 in the HARY

Psalms 145 in the HNT

Psalms 145 in the IRVA

Psalms 145 in the IRVB

Psalms 145 in the IRVG

Psalms 145 in the IRVH

Psalms 145 in the IRVK

Psalms 145 in the IRVM

Psalms 145 in the IRVM2

Psalms 145 in the IRVO

Psalms 145 in the IRVP

Psalms 145 in the IRVT

Psalms 145 in the IRVT2

Psalms 145 in the IRVU

Psalms 145 in the ISVN

Psalms 145 in the JSNT

Psalms 145 in the KAPI

Psalms 145 in the KBT1ETNIK

Psalms 145 in the KBV

Psalms 145 in the KJV

Psalms 145 in the KNFD

Psalms 145 in the LBA

Psalms 145 in the LBLA

Psalms 145 in the LNT

Psalms 145 in the LSV

Psalms 145 in the MAAL

Psalms 145 in the MBV

Psalms 145 in the MBV2

Psalms 145 in the MHNT

Psalms 145 in the MKNFD

Psalms 145 in the MNG

Psalms 145 in the MNT

Psalms 145 in the MNT2

Psalms 145 in the MRS1T

Psalms 145 in the NAA

Psalms 145 in the NASB

Psalms 145 in the NBLA

Psalms 145 in the NBS

Psalms 145 in the NBVTP

Psalms 145 in the NET2

Psalms 145 in the NIV11

Psalms 145 in the NNT

Psalms 145 in the NNT2

Psalms 145 in the NNT3

Psalms 145 in the PDDPT

Psalms 145 in the PFNT

Psalms 145 in the RMNT

Psalms 145 in the SBIAS

Psalms 145 in the SBIBS

Psalms 145 in the SBIBS2

Psalms 145 in the SBICS

Psalms 145 in the SBIDS

Psalms 145 in the SBIGS

Psalms 145 in the SBIHS

Psalms 145 in the SBIIS

Psalms 145 in the SBIIS2

Psalms 145 in the SBIIS3

Psalms 145 in the SBIKS

Psalms 145 in the SBIKS2

Psalms 145 in the SBIMS

Psalms 145 in the SBIOS

Psalms 145 in the SBIPS

Psalms 145 in the SBISS

Psalms 145 in the SBITS

Psalms 145 in the SBITS2

Psalms 145 in the SBITS3

Psalms 145 in the SBITS4

Psalms 145 in the SBIUS

Psalms 145 in the SBIVS

Psalms 145 in the SBT

Psalms 145 in the SBT1E

Psalms 145 in the SCHL

Psalms 145 in the SNT

Psalms 145 in the SUSU

Psalms 145 in the SUSU2

Psalms 145 in the SYNO

Psalms 145 in the TBIAOTANT

Psalms 145 in the TBT1E

Psalms 145 in the TBT1E2

Psalms 145 in the TFTIP

Psalms 145 in the TFTU

Psalms 145 in the TGNTATF3T

Psalms 145 in the THAI

Psalms 145 in the TNFD

Psalms 145 in the TNT

Psalms 145 in the TNTIK

Psalms 145 in the TNTIL

Psalms 145 in the TNTIN

Psalms 145 in the TNTIP

Psalms 145 in the TNTIZ

Psalms 145 in the TOMA

Psalms 145 in the TTENT

Psalms 145 in the UBG

Psalms 145 in the UGV

Psalms 145 in the UGV2

Psalms 145 in the UGV3

Psalms 145 in the VBL

Psalms 145 in the VDCC

Psalms 145 in the YALU

Psalms 145 in the YAPE

Psalms 145 in the YBVTP

Psalms 145 in the ZBP