Psalms 91 (BOICB)
1 Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile eluga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile. 2 Nke a ka m ga-ekwu maka ONYENWE ANYỊ, “Ọ bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m.” 3 Nʼezie, ọ ga-anapụta gịsite nʼọnya nke onye osi ọnyana site nʼaka ajọ ọrịa na-efe efe na-eweta ịla nʼiyi. 4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie gị.Ọ bụkwa nʼokpuru nku ya abụọ, ka ị ga-agbaba zere ndụ,ikwesi ntụkwasị obi ya ga-echebe gị, ghọkwaara gị ọta. 5 Ị gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị,maọbụ àkụ na-efegharị nʼehihie, 6 maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị,ma ọ bụkwanụ ihe mbibi mberede na-eme nʼehihie. 7 Puku mmadụ pụrụ ịda nʼakụkụ gị,iri puku mmadụ nwekwara ike ịda nʼakụkụ aka nri gị,ma ihe ọjọọ ndị a agaghị erute gị nso. 8 Ọ bụ naanị anya gị abụọ ka ị ga-eji hụntaramahụhụ nke ndị ajọ omume. 9 Ọ bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị,ọ bụladị ONYENWE ANYỊ, onye bụ ebe mgbaba m, 10 mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị;ihe ike ọbụla enweghị ike ịbịaru ụlọ obibi gị nso. 11 Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,ka ha chebe gị nʼụzọ gị niile. 12 Ha ga-eji ọbụ aka ha,bulie gị elu ime ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume. 13 Ị ga-azọkwasị ọdụm na ajụala ụkwụ,zọgbukwaa ọdụm na-akpa ike, na agwọ ọjọọ. 14 “Nʼihi na ọ hụrụ m nʼanya, Mụ onwe m ga-agbapụta ya, ka ONYENWE ANYỊ kwuru;aga m echebe ya, nʼihi na ọ maara aha m. 15 Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya.Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya,aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya. 16 Aga m eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,gosikwa ya nzọpụta m.”
In Other Versions
Psalms 91 in the ANGEFD
Psalms 91 in the ANTPNG2D
Psalms 91 in the AS21
Psalms 91 in the BAGH
Psalms 91 in the BBPNG
Psalms 91 in the BBT1E
Psalms 91 in the BDS
Psalms 91 in the BEV
Psalms 91 in the BHAD
Psalms 91 in the BIB
Psalms 91 in the BLPT
Psalms 91 in the BNT
Psalms 91 in the BNTABOOT
Psalms 91 in the BNTLV
Psalms 91 in the BOATCB
Psalms 91 in the BOATCB2
Psalms 91 in the BOBCV
Psalms 91 in the BOCNT
Psalms 91 in the BOECS
Psalms 91 in the BOGWICC
Psalms 91 in the BOHCB
Psalms 91 in the BOHCV
Psalms 91 in the BOHLNT
Psalms 91 in the BOHNTLTAL
Psalms 91 in the BOILNTAP
Psalms 91 in the BOITCV
Psalms 91 in the BOKCV
Psalms 91 in the BOKCV2
Psalms 91 in the BOKHWOG
Psalms 91 in the BOKSSV
Psalms 91 in the BOLCB
Psalms 91 in the BOLCB2
Psalms 91 in the BOMCV
Psalms 91 in the BONAV
Psalms 91 in the BONCB
Psalms 91 in the BONLT
Psalms 91 in the BONUT2
Psalms 91 in the BOPLNT
Psalms 91 in the BOSCB
Psalms 91 in the BOSNC
Psalms 91 in the BOTLNT
Psalms 91 in the BOVCB
Psalms 91 in the BOYCB
Psalms 91 in the BPBB
Psalms 91 in the BPH
Psalms 91 in the BSB
Psalms 91 in the CCB
Psalms 91 in the CUV
Psalms 91 in the CUVS
Psalms 91 in the DBT
Psalms 91 in the DGDNT
Psalms 91 in the DHNT
Psalms 91 in the DNT
Psalms 91 in the ELBE
Psalms 91 in the EMTV
Psalms 91 in the ESV
Psalms 91 in the FBV
Psalms 91 in the FEB
Psalms 91 in the GGMNT
Psalms 91 in the GNT
Psalms 91 in the HARY
Psalms 91 in the HNT
Psalms 91 in the IRVA
Psalms 91 in the IRVB
Psalms 91 in the IRVG
Psalms 91 in the IRVH
Psalms 91 in the IRVK
Psalms 91 in the IRVM
Psalms 91 in the IRVM2
Psalms 91 in the IRVO
Psalms 91 in the IRVP
Psalms 91 in the IRVT
Psalms 91 in the IRVT2
Psalms 91 in the IRVU
Psalms 91 in the ISVN
Psalms 91 in the JSNT
Psalms 91 in the KAPI
Psalms 91 in the KBT1ETNIK
Psalms 91 in the KBV
Psalms 91 in the KJV
Psalms 91 in the KNFD
Psalms 91 in the LBA
Psalms 91 in the LBLA
Psalms 91 in the LNT
Psalms 91 in the LSV
Psalms 91 in the MAAL
Psalms 91 in the MBV
Psalms 91 in the MBV2
Psalms 91 in the MHNT
Psalms 91 in the MKNFD
Psalms 91 in the MNG
Psalms 91 in the MNT
Psalms 91 in the MNT2
Psalms 91 in the MRS1T
Psalms 91 in the NAA
Psalms 91 in the NASB
Psalms 91 in the NBLA
Psalms 91 in the NBS
Psalms 91 in the NBVTP
Psalms 91 in the NET2
Psalms 91 in the NIV11
Psalms 91 in the NNT
Psalms 91 in the NNT2
Psalms 91 in the NNT3
Psalms 91 in the PDDPT
Psalms 91 in the PFNT
Psalms 91 in the RMNT
Psalms 91 in the SBIAS
Psalms 91 in the SBIBS
Psalms 91 in the SBIBS2
Psalms 91 in the SBICS
Psalms 91 in the SBIDS
Psalms 91 in the SBIGS
Psalms 91 in the SBIHS
Psalms 91 in the SBIIS
Psalms 91 in the SBIIS2
Psalms 91 in the SBIIS3
Psalms 91 in the SBIKS
Psalms 91 in the SBIKS2
Psalms 91 in the SBIMS
Psalms 91 in the SBIOS
Psalms 91 in the SBIPS
Psalms 91 in the SBISS
Psalms 91 in the SBITS
Psalms 91 in the SBITS2
Psalms 91 in the SBITS3
Psalms 91 in the SBITS4
Psalms 91 in the SBIUS
Psalms 91 in the SBIVS
Psalms 91 in the SBT
Psalms 91 in the SBT1E
Psalms 91 in the SCHL
Psalms 91 in the SNT
Psalms 91 in the SUSU
Psalms 91 in the SUSU2
Psalms 91 in the SYNO
Psalms 91 in the TBIAOTANT
Psalms 91 in the TBT1E
Psalms 91 in the TBT1E2
Psalms 91 in the TFTIP
Psalms 91 in the TFTU
Psalms 91 in the TGNTATF3T
Psalms 91 in the THAI
Psalms 91 in the TNFD
Psalms 91 in the TNT
Psalms 91 in the TNTIK
Psalms 91 in the TNTIL
Psalms 91 in the TNTIN
Psalms 91 in the TNTIP
Psalms 91 in the TNTIZ
Psalms 91 in the TOMA
Psalms 91 in the TTENT
Psalms 91 in the UBG
Psalms 91 in the UGV
Psalms 91 in the UGV2
Psalms 91 in the UGV3
Psalms 91 in the VBL
Psalms 91 in the VDCC
Psalms 91 in the YALU
Psalms 91 in the YAPE
Psalms 91 in the YBVTP
Psalms 91 in the ZBP