Psalms 90 (BOICB)
undefined Ekpere Mosis, bụ onyeozi Chineke. 1 O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyịnʼọgbọ niile. 2 Tupu e kee ugwu niile,na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa,siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke. 3 Ị na-eme ka mmadụ laghachi bụrụ ajamgbe i kwuru okwu sị, “Unu ụmụ mmadụ, laghachi bụrụ aja.” 4 Puku afọ dị nʼanya gị dịka otu ụbọchị;ha dịka ụnyaahụ gafere agafemaọbụ ka otu awa nke anyasị. 5 Nʼime ụra nke ọnwụ ka ị na-ekpochapụ mmadụ;ha dịka ahịhịa ọhụrụ nke na-epupụta nʼisi ụtụtụ, 6 ọ bụ ezie na ọ na-agbawa ụzarị na-etokwa eto nʼụtụtụ,ma nʼanyasị, ọ na-akpọnwụ ma-achanwụkwaa. 7 E meela ka anyị gwụsịa nʼihi oke iwe gị megide anyị;anyị na-amakwa jijiji nʼihi ọnụma gị. 8 Ị gbasaala njehie anyị niile nʼihu gị.Ị na-ahụzukwa mmehie nzuzo anyị niile. 9 Ogologo ụbọchị anyị niile na-agabiga nʼoke iwe gị;afọ ndụ anyị nke fọdụrụ ka anyị na-ebi dịka okwu e ji nwayọọ kwuo na mwute. 10 Ogologo ụbọchị anyị niile nwere ike ruo afọ iri asaa,maọbụ afọ iri asatọ, ma ọ bụrụ na ike anyị adịgide,ma otu ọ dị, nke a ga-asị na ọ bụ ya kachasị mma na-ejupụta na nsogbu na ịsụ ude,nʼihi na ha na-agabiga ọsịịsọ, anyị onwe anyị na-efelakwa. 11 Onye pụrụ ịghọta ịdị ike nke oke iwe gị?Nʼihi na oke iwe gị dị ukwuu dịka ịtụ egwu kwesiri gị si dị ukwuu. 12 Kuziere anyị ịgụ ụbọchị niile nke ndụ anyị ọnụ,ka anyị si otu a nweta obi amamihe jupụtara. 13 O ONYENWE ANYỊ, nwee ntụgharị obi! Tutu ruo ole mgbe ka ọ ga-adị?Meere ndị ohu gị ebere. 14 Jiri ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide, mejupụta anyị nʼụtụtụ,ka anyị nwee ike ịbụ abụ ọṅụ ma nwekwaa obi ụtọ ogologo ụbọchị ndụ anyị niile. 15 Mee ka anyị nwee obi ụtọ, nke ọnụọgụgụ ụbọchị ya ga-adịkwa ka ọnụọgụgụ ụbọchị niile ị tara anyị ahụhụ,ka ọnụọgụgụ afọ ya dịkwa ka ọnụọgụgụ afọ niile anyị hụrụla nsogbu. 16 Kwere ka ndị ohu gị hụ ọrụ gị dị iche iche,ka ụmụ ha hụkwa ịma mma gị. 17 Ka ihuọma Chineke, Onyenwe anyị dịkwasị anyị;mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike,e, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.
In Other Versions
Psalms 90 in the ANGEFD
Psalms 90 in the ANTPNG2D
Psalms 90 in the AS21
Psalms 90 in the BAGH
Psalms 90 in the BBPNG
Psalms 90 in the BBT1E
Psalms 90 in the BDS
Psalms 90 in the BEV
Psalms 90 in the BHAD
Psalms 90 in the BIB
Psalms 90 in the BLPT
Psalms 90 in the BNT
Psalms 90 in the BNTABOOT
Psalms 90 in the BNTLV
Psalms 90 in the BOATCB
Psalms 90 in the BOATCB2
Psalms 90 in the BOBCV
Psalms 90 in the BOCNT
Psalms 90 in the BOECS
Psalms 90 in the BOGWICC
Psalms 90 in the BOHCB
Psalms 90 in the BOHCV
Psalms 90 in the BOHLNT
Psalms 90 in the BOHNTLTAL
Psalms 90 in the BOILNTAP
Psalms 90 in the BOITCV
Psalms 90 in the BOKCV
Psalms 90 in the BOKCV2
Psalms 90 in the BOKHWOG
Psalms 90 in the BOKSSV
Psalms 90 in the BOLCB
Psalms 90 in the BOLCB2
Psalms 90 in the BOMCV
Psalms 90 in the BONAV
Psalms 90 in the BONCB
Psalms 90 in the BONLT
Psalms 90 in the BONUT2
Psalms 90 in the BOPLNT
Psalms 90 in the BOSCB
Psalms 90 in the BOSNC
Psalms 90 in the BOTLNT
Psalms 90 in the BOVCB
Psalms 90 in the BOYCB
Psalms 90 in the BPBB
Psalms 90 in the BPH
Psalms 90 in the BSB
Psalms 90 in the CCB
Psalms 90 in the CUV
Psalms 90 in the CUVS
Psalms 90 in the DBT
Psalms 90 in the DGDNT
Psalms 90 in the DHNT
Psalms 90 in the DNT
Psalms 90 in the ELBE
Psalms 90 in the EMTV
Psalms 90 in the ESV
Psalms 90 in the FBV
Psalms 90 in the FEB
Psalms 90 in the GGMNT
Psalms 90 in the GNT
Psalms 90 in the HARY
Psalms 90 in the HNT
Psalms 90 in the IRVA
Psalms 90 in the IRVB
Psalms 90 in the IRVG
Psalms 90 in the IRVH
Psalms 90 in the IRVK
Psalms 90 in the IRVM
Psalms 90 in the IRVM2
Psalms 90 in the IRVO
Psalms 90 in the IRVP
Psalms 90 in the IRVT
Psalms 90 in the IRVT2
Psalms 90 in the IRVU
Psalms 90 in the ISVN
Psalms 90 in the JSNT
Psalms 90 in the KAPI
Psalms 90 in the KBT1ETNIK
Psalms 90 in the KBV
Psalms 90 in the KJV
Psalms 90 in the KNFD
Psalms 90 in the LBA
Psalms 90 in the LBLA
Psalms 90 in the LNT
Psalms 90 in the LSV
Psalms 90 in the MAAL
Psalms 90 in the MBV
Psalms 90 in the MBV2
Psalms 90 in the MHNT
Psalms 90 in the MKNFD
Psalms 90 in the MNG
Psalms 90 in the MNT
Psalms 90 in the MNT2
Psalms 90 in the MRS1T
Psalms 90 in the NAA
Psalms 90 in the NASB
Psalms 90 in the NBLA
Psalms 90 in the NBS
Psalms 90 in the NBVTP
Psalms 90 in the NET2
Psalms 90 in the NIV11
Psalms 90 in the NNT
Psalms 90 in the NNT2
Psalms 90 in the NNT3
Psalms 90 in the PDDPT
Psalms 90 in the PFNT
Psalms 90 in the RMNT
Psalms 90 in the SBIAS
Psalms 90 in the SBIBS
Psalms 90 in the SBIBS2
Psalms 90 in the SBICS
Psalms 90 in the SBIDS
Psalms 90 in the SBIGS
Psalms 90 in the SBIHS
Psalms 90 in the SBIIS
Psalms 90 in the SBIIS2
Psalms 90 in the SBIIS3
Psalms 90 in the SBIKS
Psalms 90 in the SBIKS2
Psalms 90 in the SBIMS
Psalms 90 in the SBIOS
Psalms 90 in the SBIPS
Psalms 90 in the SBISS
Psalms 90 in the SBITS
Psalms 90 in the SBITS2
Psalms 90 in the SBITS3
Psalms 90 in the SBITS4
Psalms 90 in the SBIUS
Psalms 90 in the SBIVS
Psalms 90 in the SBT
Psalms 90 in the SBT1E
Psalms 90 in the SCHL
Psalms 90 in the SNT
Psalms 90 in the SUSU
Psalms 90 in the SUSU2
Psalms 90 in the SYNO
Psalms 90 in the TBIAOTANT
Psalms 90 in the TBT1E
Psalms 90 in the TBT1E2
Psalms 90 in the TFTIP
Psalms 90 in the TFTU
Psalms 90 in the TGNTATF3T
Psalms 90 in the THAI
Psalms 90 in the TNFD
Psalms 90 in the TNT
Psalms 90 in the TNTIK
Psalms 90 in the TNTIL
Psalms 90 in the TNTIN
Psalms 90 in the TNTIP
Psalms 90 in the TNTIZ
Psalms 90 in the TOMA
Psalms 90 in the TTENT
Psalms 90 in the UBG
Psalms 90 in the UGV
Psalms 90 in the UGV2
Psalms 90 in the UGV3
Psalms 90 in the VBL
Psalms 90 in the VDCC
Psalms 90 in the YALU
Psalms 90 in the YAPE
Psalms 90 in the YBVTP
Psalms 90 in the ZBP