Zechariah 4 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ nke na-agwa m okwu lọghachiri kpọtee m, dịka e si akpọte onye nọ nʼụra. 2 Ọ sịrị m, “Gịnị ka ị na-ahụ?”Asịrị m, “Ana m ahụ ihe ịdọba oriọna e ji ọlaedo mee. O nwere ọkwa nʼisi ya, nweekwa oriọna asaa, nke na-enwu nʼelu ya. Oriọna asaa ndị a nwekwara okporo asaa e si agbanye mmanụ nʼime ha. 3 Ahụkwara m osisi oliv abụọ nke dị nʼakụkụ ihe ịdọba oriọna ahụ. Otu dị nʼotu akụkụ ya, nke ọzọ, nʼakụkụ nke ọzọ.” 4 A sịrị m mmụọ ozi ahụ na-ekwuru m okwu, “Nna m ukwu, gịnị ka nke a pụtara?” 5 Mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu sịrị m, “Ị na-ekwu na ị maghị ihe ha bụ?”Azara m sị, “Ee, nna m ukwu, amaghị m.” 6 Ọ sịrị m, “Nke a bụ okwu nke ONYENWE ANYỊ nye Zerubabel. ‘Ọ bụghị site nʼike, maọbụ site nʼume, kama ọ bụ site na Mmụọ m,’ ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. 7 “Gịnị ka ị bụ, gị ugwu dị ukwuu? Ị ga-aghọ ala dị larịị nʼihu Zerubabel. Mgbe ahụ, ọ ga-awapụta isi nkume ahụ site nʼiti oke mkpu ọṅụ, ‘Amara! Amara dịrị ya!’ ” 8 Mgbe ahụ, okwu ONYENWE ANYỊ ruru m ntị sị, 9 “Zerubabel wara ntọala ụlọnsọ ukwu a, ọ bụ ya ga-ewuchakwa ya. Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ịbịakwute unu. 10 “Onye na-eleda ụbọchị ihe nta anya ebe ọ bụ nʼanya asaa nke ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile na-ejegharị na-elezu ụwa dum, ga-aṅụ ọṅụ mgbe ha hụrụ nkume eji atụ mgbidi nʼaka Zerubabel?” 11 Mgbe ahụ, a sịrị m ya, “Gịnị bụ osisi oliv abụọ ahụ dị nʼaka nri na nʼaka ekpe ihe ịdọba oriọna ahụ?” 12 A sịkwara m ya nke ugboro abụọ, “Gịnị bụ alaka osisi oliv abụọ ndị a dị nʼakụkụ okporo ọlaedo abụọ ahụ, nke e si na ha na-awụpụta mmanụ ọlaedo?” 13 Ọ sịrị m, “Ọ pụtara na ị maghị ihe ha bụ?”Asịrị m, “Mba, nna m ukwu.” 14 Mgbe ahụ, ọ sịrị m, “Ndị a bụ mmadụ abụọ a họpụtara tee mmanụ, ife ya ofufe bụ Onyenwe ụwa niile.”
In Other Versions
Zechariah 4 in the ANGEFD
Zechariah 4 in the ANTPNG2D
Zechariah 4 in the AS21
Zechariah 4 in the BAGH
Zechariah 4 in the BBPNG
Zechariah 4 in the BBT1E
Zechariah 4 in the BDS
Zechariah 4 in the BEV
Zechariah 4 in the BHAD
Zechariah 4 in the BIB
Zechariah 4 in the BLPT
Zechariah 4 in the BNT
Zechariah 4 in the BNTABOOT
Zechariah 4 in the BNTLV
Zechariah 4 in the BOATCB
Zechariah 4 in the BOATCB2
Zechariah 4 in the BOBCV
Zechariah 4 in the BOCNT
Zechariah 4 in the BOECS
Zechariah 4 in the BOGWICC
Zechariah 4 in the BOHCB
Zechariah 4 in the BOHCV
Zechariah 4 in the BOHLNT
Zechariah 4 in the BOHNTLTAL
Zechariah 4 in the BOILNTAP
Zechariah 4 in the BOITCV
Zechariah 4 in the BOKCV
Zechariah 4 in the BOKCV2
Zechariah 4 in the BOKHWOG
Zechariah 4 in the BOKSSV
Zechariah 4 in the BOLCB
Zechariah 4 in the BOLCB2
Zechariah 4 in the BOMCV
Zechariah 4 in the BONAV
Zechariah 4 in the BONCB
Zechariah 4 in the BONLT
Zechariah 4 in the BONUT2
Zechariah 4 in the BOPLNT
Zechariah 4 in the BOSCB
Zechariah 4 in the BOSNC
Zechariah 4 in the BOTLNT
Zechariah 4 in the BOVCB
Zechariah 4 in the BOYCB
Zechariah 4 in the BPBB
Zechariah 4 in the BPH
Zechariah 4 in the BSB
Zechariah 4 in the CCB
Zechariah 4 in the CUV
Zechariah 4 in the CUVS
Zechariah 4 in the DBT
Zechariah 4 in the DGDNT
Zechariah 4 in the DHNT
Zechariah 4 in the DNT
Zechariah 4 in the ELBE
Zechariah 4 in the EMTV
Zechariah 4 in the ESV
Zechariah 4 in the FBV
Zechariah 4 in the FEB
Zechariah 4 in the GGMNT
Zechariah 4 in the GNT
Zechariah 4 in the HARY
Zechariah 4 in the HNT
Zechariah 4 in the IRVA
Zechariah 4 in the IRVB
Zechariah 4 in the IRVG
Zechariah 4 in the IRVH
Zechariah 4 in the IRVK
Zechariah 4 in the IRVM
Zechariah 4 in the IRVM2
Zechariah 4 in the IRVO
Zechariah 4 in the IRVP
Zechariah 4 in the IRVT
Zechariah 4 in the IRVT2
Zechariah 4 in the IRVU
Zechariah 4 in the ISVN
Zechariah 4 in the JSNT
Zechariah 4 in the KAPI
Zechariah 4 in the KBT1ETNIK
Zechariah 4 in the KBV
Zechariah 4 in the KJV
Zechariah 4 in the KNFD
Zechariah 4 in the LBA
Zechariah 4 in the LBLA
Zechariah 4 in the LNT
Zechariah 4 in the LSV
Zechariah 4 in the MAAL
Zechariah 4 in the MBV
Zechariah 4 in the MBV2
Zechariah 4 in the MHNT
Zechariah 4 in the MKNFD
Zechariah 4 in the MNG
Zechariah 4 in the MNT
Zechariah 4 in the MNT2
Zechariah 4 in the MRS1T
Zechariah 4 in the NAA
Zechariah 4 in the NASB
Zechariah 4 in the NBLA
Zechariah 4 in the NBS
Zechariah 4 in the NBVTP
Zechariah 4 in the NET2
Zechariah 4 in the NIV11
Zechariah 4 in the NNT
Zechariah 4 in the NNT2
Zechariah 4 in the NNT3
Zechariah 4 in the PDDPT
Zechariah 4 in the PFNT
Zechariah 4 in the RMNT
Zechariah 4 in the SBIAS
Zechariah 4 in the SBIBS
Zechariah 4 in the SBIBS2
Zechariah 4 in the SBICS
Zechariah 4 in the SBIDS
Zechariah 4 in the SBIGS
Zechariah 4 in the SBIHS
Zechariah 4 in the SBIIS
Zechariah 4 in the SBIIS2
Zechariah 4 in the SBIIS3
Zechariah 4 in the SBIKS
Zechariah 4 in the SBIKS2
Zechariah 4 in the SBIMS
Zechariah 4 in the SBIOS
Zechariah 4 in the SBIPS
Zechariah 4 in the SBISS
Zechariah 4 in the SBITS
Zechariah 4 in the SBITS2
Zechariah 4 in the SBITS3
Zechariah 4 in the SBITS4
Zechariah 4 in the SBIUS
Zechariah 4 in the SBIVS
Zechariah 4 in the SBT
Zechariah 4 in the SBT1E
Zechariah 4 in the SCHL
Zechariah 4 in the SNT
Zechariah 4 in the SUSU
Zechariah 4 in the SUSU2
Zechariah 4 in the SYNO
Zechariah 4 in the TBIAOTANT
Zechariah 4 in the TBT1E
Zechariah 4 in the TBT1E2
Zechariah 4 in the TFTIP
Zechariah 4 in the TFTU
Zechariah 4 in the TGNTATF3T
Zechariah 4 in the THAI
Zechariah 4 in the TNFD
Zechariah 4 in the TNT
Zechariah 4 in the TNTIK
Zechariah 4 in the TNTIL
Zechariah 4 in the TNTIN
Zechariah 4 in the TNTIP
Zechariah 4 in the TNTIZ
Zechariah 4 in the TOMA
Zechariah 4 in the TTENT
Zechariah 4 in the UBG
Zechariah 4 in the UGV
Zechariah 4 in the UGV2
Zechariah 4 in the UGV3
Zechariah 4 in the VBL
Zechariah 4 in the VDCC
Zechariah 4 in the YALU
Zechariah 4 in the YAPE
Zechariah 4 in the YBVTP
Zechariah 4 in the ZBP