2 Chronicles 19 (BOICB)

1 Mgbe Jehoshafat, eze Juda, laghachiri nʼụlọ ya na Jerusalem nʼudo. 2 Jehu nwa Hanani, onye ọhụ ọhụ, pụrụ gaa izute ya; ọ sịrị eze Jehoshafat, “O kwesiri ka i nyere onye ọjọọ aka? Ọ bụkwa ndị na-akpọ ONYENWE ANYỊ asị ka ị na-ahụ nʼanya? Nʼihi nke a iwe ọkụ ONYENWE ANYỊ adakwasịla gị. 3 Ma otu ọ dị, achọtara ezi ihe nʼime gị, i sitela nʼala a wezuga ogidi Ashera niile, dozieekwa obi gị ịchọ Chineke.” 4 Jehoshafat biri na Jerusalem. Ọ pụrụ gagharịa nʼetiti ndị ya site na Bịasheba ruo nʼobodo ugwu ugwu Ifrem, laghachikwutekwa ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nke nna nna ha. 5 Ọ họpụtara ndị ikpe nʼala ahụ, nʼotu nʼotu nʼobodo ndị ahụ niile e wusiri ike nke Juda. 6 Ọ gwara ha si, “Lezienụ anya ihe unu na-eme nʼihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ ONYENWE ANYỊ, onye na-anọnyere unu mgbe unu na-ekpebi ikpe. 7 Ugbu a, kwenụ ka egwu ONYENWE ANYỊ dịrị nʼime unu. Kpeenụ ikpe ziri ezi, nʼihi na nʼebe ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nọ, ikpe ikpe na-ezighị ezi, maọbụ ile mmadụ anya nʼihu maọbụ iri ngarị adịghị ya.” 8 Ọzọkwa, nʼime Jerusalem, Jehoshafat họpụtara ụfọdụ ndị Livayị, na ndị nchụaja, na ndịisi ezinaụlọ Izrel ka ha bụrụ ndị na-ahazi iwu nke ONYENWE ANYỊ na-edozikwa esemokwu. Ha bikwa na Jerusalem. 9 O nyere ha iwu ndị a, “Jirinụ ikwesi ntụkwasị obi, na ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ rụọ ọrụ unu. 10 Mgbe ọbụla ụmụnna unu ndị bi nʼobodo unu dị iche iche buteere unu ikpe igbu mmadụ maọbụ ikpe mmebi iwu ọbụla, maọbụ ihe megidere ihe e nyere nʼiwu, maọbụ nke megidere ụkpụrụ, ma ọ bụkwanụ megide iwu na usoro ime ihe, unu ga-adọ ha aka na ntị ka ha ghara imehie megide ONYENWE ANYỊ. Ọ bụrụ na unu emeghị otu a, iwe ONYENWE ANYỊ ga-adakwasị unu na ụmụnna unu. Ma ọ bụrụ na unu arụọ ọrụ unu nke ọma, unu agaghị emehie. 11 “Amaraya, onyeisi nchụaja, ga-abụ onyeisi unu nʼihe ọbụla metụtara ONYENWE ANYỊ. Zebadaya nwa nwoke Ishmel, onyeisi nke ebo Juda ga-abụ onyeisi unu nʼihe o bụla metụtara eze. Ndị Livayị ga-abụ ndịisi ozi nʼihu unu. Bụrụkwanụ ndị dị ike, unu atụkwala ụjọ, ka ONYENWE ANYỊ nọnyere ndị na-eme nke ọma.”

In Other Versions

2 Chronicles 19 in the ANGEFD

2 Chronicles 19 in the ANTPNG2D

2 Chronicles 19 in the AS21

2 Chronicles 19 in the BAGH

2 Chronicles 19 in the BBPNG

2 Chronicles 19 in the BBT1E

2 Chronicles 19 in the BDS

2 Chronicles 19 in the BEV

2 Chronicles 19 in the BHAD

2 Chronicles 19 in the BIB

2 Chronicles 19 in the BLPT

2 Chronicles 19 in the BNT

2 Chronicles 19 in the BNTABOOT

2 Chronicles 19 in the BNTLV

2 Chronicles 19 in the BOATCB

2 Chronicles 19 in the BOATCB2

2 Chronicles 19 in the BOBCV

2 Chronicles 19 in the BOCNT

2 Chronicles 19 in the BOECS

2 Chronicles 19 in the BOGWICC

2 Chronicles 19 in the BOHCB

2 Chronicles 19 in the BOHCV

2 Chronicles 19 in the BOHLNT

2 Chronicles 19 in the BOHNTLTAL

2 Chronicles 19 in the BOILNTAP

2 Chronicles 19 in the BOITCV

2 Chronicles 19 in the BOKCV

2 Chronicles 19 in the BOKCV2

2 Chronicles 19 in the BOKHWOG

2 Chronicles 19 in the BOKSSV

2 Chronicles 19 in the BOLCB

2 Chronicles 19 in the BOLCB2

2 Chronicles 19 in the BOMCV

2 Chronicles 19 in the BONAV

2 Chronicles 19 in the BONCB

2 Chronicles 19 in the BONLT

2 Chronicles 19 in the BONUT2

2 Chronicles 19 in the BOPLNT

2 Chronicles 19 in the BOSCB

2 Chronicles 19 in the BOSNC

2 Chronicles 19 in the BOTLNT

2 Chronicles 19 in the BOVCB

2 Chronicles 19 in the BOYCB

2 Chronicles 19 in the BPBB

2 Chronicles 19 in the BPH

2 Chronicles 19 in the BSB

2 Chronicles 19 in the CCB

2 Chronicles 19 in the CUV

2 Chronicles 19 in the CUVS

2 Chronicles 19 in the DBT

2 Chronicles 19 in the DGDNT

2 Chronicles 19 in the DHNT

2 Chronicles 19 in the DNT

2 Chronicles 19 in the ELBE

2 Chronicles 19 in the EMTV

2 Chronicles 19 in the ESV

2 Chronicles 19 in the FBV

2 Chronicles 19 in the FEB

2 Chronicles 19 in the GGMNT

2 Chronicles 19 in the GNT

2 Chronicles 19 in the HARY

2 Chronicles 19 in the HNT

2 Chronicles 19 in the IRVA

2 Chronicles 19 in the IRVB

2 Chronicles 19 in the IRVG

2 Chronicles 19 in the IRVH

2 Chronicles 19 in the IRVK

2 Chronicles 19 in the IRVM

2 Chronicles 19 in the IRVM2

2 Chronicles 19 in the IRVO

2 Chronicles 19 in the IRVP

2 Chronicles 19 in the IRVT

2 Chronicles 19 in the IRVT2

2 Chronicles 19 in the IRVU

2 Chronicles 19 in the ISVN

2 Chronicles 19 in the JSNT

2 Chronicles 19 in the KAPI

2 Chronicles 19 in the KBT1ETNIK

2 Chronicles 19 in the KBV

2 Chronicles 19 in the KJV

2 Chronicles 19 in the KNFD

2 Chronicles 19 in the LBA

2 Chronicles 19 in the LBLA

2 Chronicles 19 in the LNT

2 Chronicles 19 in the LSV

2 Chronicles 19 in the MAAL

2 Chronicles 19 in the MBV

2 Chronicles 19 in the MBV2

2 Chronicles 19 in the MHNT

2 Chronicles 19 in the MKNFD

2 Chronicles 19 in the MNG

2 Chronicles 19 in the MNT

2 Chronicles 19 in the MNT2

2 Chronicles 19 in the MRS1T

2 Chronicles 19 in the NAA

2 Chronicles 19 in the NASB

2 Chronicles 19 in the NBLA

2 Chronicles 19 in the NBS

2 Chronicles 19 in the NBVTP

2 Chronicles 19 in the NET2

2 Chronicles 19 in the NIV11

2 Chronicles 19 in the NNT

2 Chronicles 19 in the NNT2

2 Chronicles 19 in the NNT3

2 Chronicles 19 in the PDDPT

2 Chronicles 19 in the PFNT

2 Chronicles 19 in the RMNT

2 Chronicles 19 in the SBIAS

2 Chronicles 19 in the SBIBS

2 Chronicles 19 in the SBIBS2

2 Chronicles 19 in the SBICS

2 Chronicles 19 in the SBIDS

2 Chronicles 19 in the SBIGS

2 Chronicles 19 in the SBIHS

2 Chronicles 19 in the SBIIS

2 Chronicles 19 in the SBIIS2

2 Chronicles 19 in the SBIIS3

2 Chronicles 19 in the SBIKS

2 Chronicles 19 in the SBIKS2

2 Chronicles 19 in the SBIMS

2 Chronicles 19 in the SBIOS

2 Chronicles 19 in the SBIPS

2 Chronicles 19 in the SBISS

2 Chronicles 19 in the SBITS

2 Chronicles 19 in the SBITS2

2 Chronicles 19 in the SBITS3

2 Chronicles 19 in the SBITS4

2 Chronicles 19 in the SBIUS

2 Chronicles 19 in the SBIVS

2 Chronicles 19 in the SBT

2 Chronicles 19 in the SBT1E

2 Chronicles 19 in the SCHL

2 Chronicles 19 in the SNT

2 Chronicles 19 in the SUSU

2 Chronicles 19 in the SUSU2

2 Chronicles 19 in the SYNO

2 Chronicles 19 in the TBIAOTANT

2 Chronicles 19 in the TBT1E

2 Chronicles 19 in the TBT1E2

2 Chronicles 19 in the TFTIP

2 Chronicles 19 in the TFTU

2 Chronicles 19 in the TGNTATF3T

2 Chronicles 19 in the THAI

2 Chronicles 19 in the TNFD

2 Chronicles 19 in the TNT

2 Chronicles 19 in the TNTIK

2 Chronicles 19 in the TNTIL

2 Chronicles 19 in the TNTIN

2 Chronicles 19 in the TNTIP

2 Chronicles 19 in the TNTIZ

2 Chronicles 19 in the TOMA

2 Chronicles 19 in the TTENT

2 Chronicles 19 in the UBG

2 Chronicles 19 in the UGV

2 Chronicles 19 in the UGV2

2 Chronicles 19 in the UGV3

2 Chronicles 19 in the VBL

2 Chronicles 19 in the VDCC

2 Chronicles 19 in the YALU

2 Chronicles 19 in the YAPE

2 Chronicles 19 in the YBVTP

2 Chronicles 19 in the ZBP