Isaiah 21 (BOICB)
1 Amụma megide ọzara nke dị nʼakụkụ oke osimiri:Dịka oke ifufe si nʼọzara Negeb na-efebiga,ka onye na-eme ihe ike ga-esi nʼọzara bịa,site nʼala nke oke egwu. 2 Ahụrụ m ọhụ dị egwu, ọhụ oke mbibi,na ọhụ oke nrara nye nʼaka ndị mbibi, nʼebe onye na-apụnara mmadụ ihe nʼike na-akwakọta ngwongwo.Bilienụ unu ndị agha Elam, buonu agha! Unu ndị agha Midia, gbaanụ obodo gburugburu!Aga m eme ka ịsụ ude na mmegbu niile kwụsị. 3 Nʼihi nke a, ahụ m niile nọ nʼoke ihe mgbu,oke ihe mgbu zuru m ahụ, dịka ihe mgbu nke nwanyị ime na-eme.Amara m jijiji nʼihi ihe m nụrụ,ihe m na-ahụ na-agbagwoju m anya. 4 Obi m anọkwaghị jụụ,oke ọma jijiji na-eme ka m tụọ egwu;chi ojiji nke m na-ele anya yaaghọọlara m ihe ịma jijiji. 5 Ha na-akwado tebul.Ha na-edozi ute ịnọdụ ala,ha na-eri, ha na-aṅụ.Bilienụ ndịisi agha,teekwanụ ọta niile mmanụ! 6 Ihe a ka Onyenwe anyị gwara m,“Gaa, guzobe onye nche,ka o kwuo ihe ọ na-ahụ. 7 Mgbe ọ hụrụ ụgbọ agha,na usuu ịnyịnya,na ndị na-agba ịnyịnya ibu,maọbụ ndị na-agba ịnyịnya kamel ka ha na-abịa abụọ abụọ,gwa ya ka o lezie ha anya nke ọma,nọọkwa na njikere.” 8 Onye nche na-elepụ anya tiri mkpu dịka ọdụm, sị,“Onyenwe m, nʼehihie ụbọchị niile ka m na-eguzo nʼelu ụlọ nche,nʼọnọdụ nche m ka m na-eguzokwa abalị niile. 9 Lee, otu nwoke nọ nʼime ụgbọ agha na-abịa,ya na ndị nọ nʼelu ịnyịnya na-abịa abụọ abụọ.O nyeghachiri ọsịsa ahụ,‘Babilọn adaala, e ọ daala,arụsị niile apịrị apị nke chi ya niilea kurisiela tọgbọrọ nʼala.’ ” 10 O, ndị m, ndị a zọchara azọcha, dịka ọka a zọchara nʼebe ịzọcha ọka,agwala m unu ihe ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niilebụ Chineke Izrel kwuru. 11 Nke a bụ amụma megide Duma:Otu onye si na Sia na-akpọ m oku,“Onye nche, gịnị ka ọ fọdụrụ tupu chi abọọ?Onye nche, gịnị ka ọ fọdụrụ tupu chi abọọ?” 12 Onye nche zara sị,“Chi ọbụbọ na-abịa, abalị na-abịakwa.Ọ bụrụ na ị chọrọ ịjụ ajụjụ, jụọnụ ajụjụ,ma laghachikwa ọzọ.” 13 Amụma megide Arebịa:Unu ndị ije niile nke Dedan,ndị na-anọ ọnọdụ abalị nʼoke ọhịa nke Arebịa, 14 kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ;unu ndị bi nʼala Tema,buterenụ ndị gbakwutere unu ọsọ ndụ nri. 15 Nʼihi na ọ bụ site nʼaghanke e ji mma agha egbu ndị mmadụ,na agha e ji akụ agbatu mmadụka ha si na-agbapụ ọsọ. 16 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị. 17 Ndị fọdụrụ ndụ nʼime ndị na-agba ụta, ndị bụ dike nʼagha na Keda, ga-adị mmadụ ole na ole.” ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke Izrel ekwuola ya.
In Other Versions
Isaiah 21 in the ANGEFD
Isaiah 21 in the ANTPNG2D
Isaiah 21 in the AS21
Isaiah 21 in the BAGH
Isaiah 21 in the BBPNG
Isaiah 21 in the BBT1E
Isaiah 21 in the BDS
Isaiah 21 in the BEV
Isaiah 21 in the BHAD
Isaiah 21 in the BIB
Isaiah 21 in the BLPT
Isaiah 21 in the BNT
Isaiah 21 in the BNTABOOT
Isaiah 21 in the BNTLV
Isaiah 21 in the BOATCB
Isaiah 21 in the BOATCB2
Isaiah 21 in the BOBCV
Isaiah 21 in the BOCNT
Isaiah 21 in the BOECS
Isaiah 21 in the BOGWICC
Isaiah 21 in the BOHCB
Isaiah 21 in the BOHCV
Isaiah 21 in the BOHLNT
Isaiah 21 in the BOHNTLTAL
Isaiah 21 in the BOILNTAP
Isaiah 21 in the BOITCV
Isaiah 21 in the BOKCV
Isaiah 21 in the BOKCV2
Isaiah 21 in the BOKHWOG
Isaiah 21 in the BOKSSV
Isaiah 21 in the BOLCB
Isaiah 21 in the BOLCB2
Isaiah 21 in the BOMCV
Isaiah 21 in the BONAV
Isaiah 21 in the BONCB
Isaiah 21 in the BONLT
Isaiah 21 in the BONUT2
Isaiah 21 in the BOPLNT
Isaiah 21 in the BOSCB
Isaiah 21 in the BOSNC
Isaiah 21 in the BOTLNT
Isaiah 21 in the BOVCB
Isaiah 21 in the BOYCB
Isaiah 21 in the BPBB
Isaiah 21 in the BPH
Isaiah 21 in the BSB
Isaiah 21 in the CCB
Isaiah 21 in the CUV
Isaiah 21 in the CUVS
Isaiah 21 in the DBT
Isaiah 21 in the DGDNT
Isaiah 21 in the DHNT
Isaiah 21 in the DNT
Isaiah 21 in the ELBE
Isaiah 21 in the EMTV
Isaiah 21 in the ESV
Isaiah 21 in the FBV
Isaiah 21 in the FEB
Isaiah 21 in the GGMNT
Isaiah 21 in the GNT
Isaiah 21 in the HARY
Isaiah 21 in the HNT
Isaiah 21 in the IRVA
Isaiah 21 in the IRVB
Isaiah 21 in the IRVG
Isaiah 21 in the IRVH
Isaiah 21 in the IRVK
Isaiah 21 in the IRVM
Isaiah 21 in the IRVM2
Isaiah 21 in the IRVO
Isaiah 21 in the IRVP
Isaiah 21 in the IRVT
Isaiah 21 in the IRVT2
Isaiah 21 in the IRVU
Isaiah 21 in the ISVN
Isaiah 21 in the JSNT
Isaiah 21 in the KAPI
Isaiah 21 in the KBT1ETNIK
Isaiah 21 in the KBV
Isaiah 21 in the KJV
Isaiah 21 in the KNFD
Isaiah 21 in the LBA
Isaiah 21 in the LBLA
Isaiah 21 in the LNT
Isaiah 21 in the LSV
Isaiah 21 in the MAAL
Isaiah 21 in the MBV
Isaiah 21 in the MBV2
Isaiah 21 in the MHNT
Isaiah 21 in the MKNFD
Isaiah 21 in the MNG
Isaiah 21 in the MNT
Isaiah 21 in the MNT2
Isaiah 21 in the MRS1T
Isaiah 21 in the NAA
Isaiah 21 in the NASB
Isaiah 21 in the NBLA
Isaiah 21 in the NBS
Isaiah 21 in the NBVTP
Isaiah 21 in the NET2
Isaiah 21 in the NIV11
Isaiah 21 in the NNT
Isaiah 21 in the NNT2
Isaiah 21 in the NNT3
Isaiah 21 in the PDDPT
Isaiah 21 in the PFNT
Isaiah 21 in the RMNT
Isaiah 21 in the SBIAS
Isaiah 21 in the SBIBS
Isaiah 21 in the SBIBS2
Isaiah 21 in the SBICS
Isaiah 21 in the SBIDS
Isaiah 21 in the SBIGS
Isaiah 21 in the SBIHS
Isaiah 21 in the SBIIS
Isaiah 21 in the SBIIS2
Isaiah 21 in the SBIIS3
Isaiah 21 in the SBIKS
Isaiah 21 in the SBIKS2
Isaiah 21 in the SBIMS
Isaiah 21 in the SBIOS
Isaiah 21 in the SBIPS
Isaiah 21 in the SBISS
Isaiah 21 in the SBITS
Isaiah 21 in the SBITS2
Isaiah 21 in the SBITS3
Isaiah 21 in the SBITS4
Isaiah 21 in the SBIUS
Isaiah 21 in the SBIVS
Isaiah 21 in the SBT
Isaiah 21 in the SBT1E
Isaiah 21 in the SCHL
Isaiah 21 in the SNT
Isaiah 21 in the SUSU
Isaiah 21 in the SUSU2
Isaiah 21 in the SYNO
Isaiah 21 in the TBIAOTANT
Isaiah 21 in the TBT1E
Isaiah 21 in the TBT1E2
Isaiah 21 in the TFTIP
Isaiah 21 in the TFTU
Isaiah 21 in the TGNTATF3T
Isaiah 21 in the THAI
Isaiah 21 in the TNFD
Isaiah 21 in the TNT
Isaiah 21 in the TNTIK
Isaiah 21 in the TNTIL
Isaiah 21 in the TNTIN
Isaiah 21 in the TNTIP
Isaiah 21 in the TNTIZ
Isaiah 21 in the TOMA
Isaiah 21 in the TTENT
Isaiah 21 in the UBG
Isaiah 21 in the UGV
Isaiah 21 in the UGV2
Isaiah 21 in the UGV3
Isaiah 21 in the VBL
Isaiah 21 in the VDCC
Isaiah 21 in the YALU
Isaiah 21 in the YAPE
Isaiah 21 in the YBVTP
Isaiah 21 in the ZBP