Leviticus 3 (BOICB)
1 “ ‘Ọ bụrụ na onye ọbụla achọọ inye onyinye aja udo, o nwere ike jiri anụ ụlọ si nʼigwe ehi, oke ehi maọbụ nwunye ehi. Ma anụ ahụ ọ ga-ewebata nʼihu ONYENWE ANYỊ aghaghị ịbụ ehi na-enweghị nkwarụ. 2 Onye ahụ wetara ya, ga-ebikwasị aka ya nʼisi anụ ahụ, gbuo ya nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Mgbe ahụ ụmụ Erọn ndị ikom, bụ ndị nchụaja, ga-efesa ọbara ya nʼakụkụ niile nke ebe ịchụ aja. 3 Site nʼonyinye aja udo, ị ga-eweta onyinye nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ: abụba niile kpuchiri ihe dị nʼime afọ ya, na abụba niile nke metụtara ha, 4 akụrụ ya abụọ na abụba nke dị nʼelu ha ruo nʼakụkụ ukwu ya, na umeju ya na abụba kpuchiri umeju ya, nke ọ ga-ewepụ ya na akụrụ ya. 5 Mgbe ahụ, ụmụ Erọn ga-esunye ha ọkụ nʼelu aja nsure ọkụ a tụkwasịrị nʼosisi e sunyere ọkụ, ọ bụ onyinye nsure ọkụ, nke na-esi isi ụtọ nye ONYENWE ANYỊ. 6 “ ‘Ọ bụrụ na onyinye aja udo a na-achụrụ ONYENWE ANYỊ bụ site nʼigwe ewu maọbụ atụrụ, ọ ghaghị ịbụ mkpi maọbụ nne ewu na-enweghị ntụpọ. 7 Ọ bụrụ onyinye atụrụ, onye ahụ ga-ewebata ya nʼihu ONYENWE ANYỊ. 8 Ọ ga-ebikwasị aka ya nʼisi atụrụ ahụ, gbuo ya nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ndị nchụaja, ụmụ Erọn, ga-efesa ọbara ya nʼakụkụ niile nke ebe ịchụ aja ahụ. 9 Ị ga-esite nʼonyinye aja udo a, weta onyinye nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ: abụba ya, na abụba niile dị nʼọdụdụ ya nke a ga-esite nʼakụkụ ọkpụkpụ azụ ya bepụta, na abụba kpuchiri ihe dị nʼime afọ ya; na abụba niile nke metụtara ha, 10 na akụrụ ya abụọ, na abụba kpuchiri ha ruo nʼakụkụ ukwu ya, na umeju ya, na abụba kpuchiri ya; nke ọ ga-ewepụ ya na akụrụ ya. 11 Onye nchụaja ga-akpọ ha ọkụ nʼebe ịchụ aja dịka ihe oriri, onyinye nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ. 12 “ ‘Ọ bụrụ na onye ọbụla eweta ewu dịka onyinye ọ na-eche nʼihu ONYENWE ANYỊ, 13 ọ ga-ebikwasị aka ya nʼisi ewu ahụ, gbuo ya nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ụmụ Erọn ndị ikom ga-efesa ọbara ya nʼakụkụ niile nke ebe ịchụ aja. 14 Ọ bụ site nʼonyinye nke i wetara ka ị ga-esi chee onyinye nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ: abụba niile kpuchiri ihe dị nʼime afọ ya na abụba niile metụtara ha, 15 na akụrụ ya abụọ, na abụba kpuchiri ha ruo nʼakụkụ ukwu ya, na ihe kpuchiri umeju ya; nke ọ ga-ewepụ ya na akụrụ ya. 16 Onye nchụaja ga-akpọ ha ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja dịka ihe oriri, onyinye nsure ọkụ, nke na-esi isi ụtọ. Abụba niile bụ nke ONYENWE ANYỊ. 17 “ ‘Iwu ndị a ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Unu ga-edebezu ya nʼebe ọbụla unu bi. Unu agaghị eri abụba maọbụ ọbara ọbụla.’ ”
In Other Versions
Leviticus 3 in the ANGEFD
Leviticus 3 in the ANTPNG2D
Leviticus 3 in the AS21
Leviticus 3 in the BAGH
Leviticus 3 in the BBPNG
Leviticus 3 in the BBT1E
Leviticus 3 in the BDS
Leviticus 3 in the BEV
Leviticus 3 in the BHAD
Leviticus 3 in the BIB
Leviticus 3 in the BLPT
Leviticus 3 in the BNT
Leviticus 3 in the BNTABOOT
Leviticus 3 in the BNTLV
Leviticus 3 in the BOATCB
Leviticus 3 in the BOATCB2
Leviticus 3 in the BOBCV
Leviticus 3 in the BOCNT
Leviticus 3 in the BOECS
Leviticus 3 in the BOGWICC
Leviticus 3 in the BOHCB
Leviticus 3 in the BOHCV
Leviticus 3 in the BOHLNT
Leviticus 3 in the BOHNTLTAL
Leviticus 3 in the BOILNTAP
Leviticus 3 in the BOITCV
Leviticus 3 in the BOKCV
Leviticus 3 in the BOKCV2
Leviticus 3 in the BOKHWOG
Leviticus 3 in the BOKSSV
Leviticus 3 in the BOLCB
Leviticus 3 in the BOLCB2
Leviticus 3 in the BOMCV
Leviticus 3 in the BONAV
Leviticus 3 in the BONCB
Leviticus 3 in the BONLT
Leviticus 3 in the BONUT2
Leviticus 3 in the BOPLNT
Leviticus 3 in the BOSCB
Leviticus 3 in the BOSNC
Leviticus 3 in the BOTLNT
Leviticus 3 in the BOVCB
Leviticus 3 in the BOYCB
Leviticus 3 in the BPBB
Leviticus 3 in the BPH
Leviticus 3 in the BSB
Leviticus 3 in the CCB
Leviticus 3 in the CUV
Leviticus 3 in the CUVS
Leviticus 3 in the DBT
Leviticus 3 in the DGDNT
Leviticus 3 in the DHNT
Leviticus 3 in the DNT
Leviticus 3 in the ELBE
Leviticus 3 in the EMTV
Leviticus 3 in the ESV
Leviticus 3 in the FBV
Leviticus 3 in the FEB
Leviticus 3 in the GGMNT
Leviticus 3 in the GNT
Leviticus 3 in the HARY
Leviticus 3 in the HNT
Leviticus 3 in the IRVA
Leviticus 3 in the IRVB
Leviticus 3 in the IRVG
Leviticus 3 in the IRVH
Leviticus 3 in the IRVK
Leviticus 3 in the IRVM
Leviticus 3 in the IRVM2
Leviticus 3 in the IRVO
Leviticus 3 in the IRVP
Leviticus 3 in the IRVT
Leviticus 3 in the IRVT2
Leviticus 3 in the IRVU
Leviticus 3 in the ISVN
Leviticus 3 in the JSNT
Leviticus 3 in the KAPI
Leviticus 3 in the KBT1ETNIK
Leviticus 3 in the KBV
Leviticus 3 in the KJV
Leviticus 3 in the KNFD
Leviticus 3 in the LBA
Leviticus 3 in the LBLA
Leviticus 3 in the LNT
Leviticus 3 in the LSV
Leviticus 3 in the MAAL
Leviticus 3 in the MBV
Leviticus 3 in the MBV2
Leviticus 3 in the MHNT
Leviticus 3 in the MKNFD
Leviticus 3 in the MNG
Leviticus 3 in the MNT
Leviticus 3 in the MNT2
Leviticus 3 in the MRS1T
Leviticus 3 in the NAA
Leviticus 3 in the NASB
Leviticus 3 in the NBLA
Leviticus 3 in the NBS
Leviticus 3 in the NBVTP
Leviticus 3 in the NET2
Leviticus 3 in the NIV11
Leviticus 3 in the NNT
Leviticus 3 in the NNT2
Leviticus 3 in the NNT3
Leviticus 3 in the PDDPT
Leviticus 3 in the PFNT
Leviticus 3 in the RMNT
Leviticus 3 in the SBIAS
Leviticus 3 in the SBIBS
Leviticus 3 in the SBIBS2
Leviticus 3 in the SBICS
Leviticus 3 in the SBIDS
Leviticus 3 in the SBIGS
Leviticus 3 in the SBIHS
Leviticus 3 in the SBIIS
Leviticus 3 in the SBIIS2
Leviticus 3 in the SBIIS3
Leviticus 3 in the SBIKS
Leviticus 3 in the SBIKS2
Leviticus 3 in the SBIMS
Leviticus 3 in the SBIOS
Leviticus 3 in the SBIPS
Leviticus 3 in the SBISS
Leviticus 3 in the SBITS
Leviticus 3 in the SBITS2
Leviticus 3 in the SBITS3
Leviticus 3 in the SBITS4
Leviticus 3 in the SBIUS
Leviticus 3 in the SBIVS
Leviticus 3 in the SBT
Leviticus 3 in the SBT1E
Leviticus 3 in the SCHL
Leviticus 3 in the SNT
Leviticus 3 in the SUSU
Leviticus 3 in the SUSU2
Leviticus 3 in the SYNO
Leviticus 3 in the TBIAOTANT
Leviticus 3 in the TBT1E
Leviticus 3 in the TBT1E2
Leviticus 3 in the TFTIP
Leviticus 3 in the TFTU
Leviticus 3 in the TGNTATF3T
Leviticus 3 in the THAI
Leviticus 3 in the TNFD
Leviticus 3 in the TNT
Leviticus 3 in the TNTIK
Leviticus 3 in the TNTIL
Leviticus 3 in the TNTIN
Leviticus 3 in the TNTIP
Leviticus 3 in the TNTIZ
Leviticus 3 in the TOMA
Leviticus 3 in the TTENT
Leviticus 3 in the UBG
Leviticus 3 in the UGV
Leviticus 3 in the UGV2
Leviticus 3 in the UGV3
Leviticus 3 in the VBL
Leviticus 3 in the VDCC
Leviticus 3 in the YALU
Leviticus 3 in the YAPE
Leviticus 3 in the YBVTP
Leviticus 3 in the ZBP