Psalms 25 (BOICB)

undefined Abụ Ọma Devid. 1 Ọ bụ na gị ONYENWE ANYỊka m tụkwasịrị obi m. 2 O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m.Ekwela ka ihere mee m,ekwekwala ka ndị iro m merie m. 3 Ihere agaghị emeonye ọbụla olileanya ya dị na gị,ma ihere ga-eme habụ ndị niile ịghọ aghụghọ jụrụ ahụ. 4 O ONYENWE ANYỊ, zi m ụzọ gị niile,kuzikwaara m ụzọ gị niile. 5 Duo m nʼeziokwu gị, kuzikwaara m ihe,nʼihi na ị bụ Chineke, onye Nzọpụta m, ụbọchị niile,olileanya m dị na gị. 6 Cheta, ONYENWE ANYỊ, oke obi ebere na ịhụnanya gị,nʼihi na ha na-adị siterị na mgbe ochie. 7 Echetala mmehie m mere nʼokorobịa m,ya na nnupu isi m niile.Kama site nʼịhụnanya gị cheta m, ONYENWE ANYỊ, nʼihi na onye dị mma ka ị bụ. 8 Onye dị mma na onye ezi omume ka ONYENWE ANYỊ bụ;ọ bụ ya mere ọ na-ezi ndị mmehie ụzọ ya. 9 Ọ na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi,na-ezikwa ha ụzọ nke ya. 10 Ụzọ niile nke ONYENWE ANYỊ jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi,nye ndị niile na-edebe iwu ọgbụgba ndụ ya. 11 Nʼihi aha gị, O ONYENWE ANYỊ,gbaghara m ajọ omume m nʼagbanyeghị na ha dị ukwuu. 12 Olee mmadụ ahụ nke na-atụ egwu ONYENWE ANYỊ?O ga-ezi ya ihe nʼụzọ ahụ a họpụtaara ya. 13 Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba,ndị agbụrụ ha ga-eketa ala ahụ. 14 ONYENWE ANYỊ na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya maraọgbụgba ndụ ya na izu nzuzo ya. 15 Anya m abụọ na-elegide ONYENWE ANYỊ mgbe niile;nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta. 16 Chee m ihu ma gosi m ebere gị,nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa. 17 Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,napụta m site nʼobi mwute. 18 Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.Biko, gbaghara m mmehie m niile. 19 Lee ka ndị iro m si mụbaa,ha ji oke iwe kpọọ m asị. 20 Chebe ndụ m ma gbapụta m;ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme,nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ 21 Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu,nʼihi na olileanya m dị nʼime gị. 22 O Chineke, Gbapụtakwa Izrel,site na nsogbu ya niile.

In Other Versions

Psalms 25 in the ANGEFD

Psalms 25 in the ANTPNG2D

Psalms 25 in the AS21

Psalms 25 in the BAGH

Psalms 25 in the BBPNG

Psalms 25 in the BBT1E

Psalms 25 in the BDS

Psalms 25 in the BEV

Psalms 25 in the BHAD

Psalms 25 in the BIB

Psalms 25 in the BLPT

Psalms 25 in the BNT

Psalms 25 in the BNTABOOT

Psalms 25 in the BNTLV

Psalms 25 in the BOATCB

Psalms 25 in the BOATCB2

Psalms 25 in the BOBCV

Psalms 25 in the BOCNT

Psalms 25 in the BOECS

Psalms 25 in the BOGWICC

Psalms 25 in the BOHCB

Psalms 25 in the BOHCV

Psalms 25 in the BOHLNT

Psalms 25 in the BOHNTLTAL

Psalms 25 in the BOILNTAP

Psalms 25 in the BOITCV

Psalms 25 in the BOKCV

Psalms 25 in the BOKCV2

Psalms 25 in the BOKHWOG

Psalms 25 in the BOKSSV

Psalms 25 in the BOLCB

Psalms 25 in the BOLCB2

Psalms 25 in the BOMCV

Psalms 25 in the BONAV

Psalms 25 in the BONCB

Psalms 25 in the BONLT

Psalms 25 in the BONUT2

Psalms 25 in the BOPLNT

Psalms 25 in the BOSCB

Psalms 25 in the BOSNC

Psalms 25 in the BOTLNT

Psalms 25 in the BOVCB

Psalms 25 in the BOYCB

Psalms 25 in the BPBB

Psalms 25 in the BPH

Psalms 25 in the BSB

Psalms 25 in the CCB

Psalms 25 in the CUV

Psalms 25 in the CUVS

Psalms 25 in the DBT

Psalms 25 in the DGDNT

Psalms 25 in the DHNT

Psalms 25 in the DNT

Psalms 25 in the ELBE

Psalms 25 in the EMTV

Psalms 25 in the ESV

Psalms 25 in the FBV

Psalms 25 in the FEB

Psalms 25 in the GGMNT

Psalms 25 in the GNT

Psalms 25 in the HARY

Psalms 25 in the HNT

Psalms 25 in the IRVA

Psalms 25 in the IRVB

Psalms 25 in the IRVG

Psalms 25 in the IRVH

Psalms 25 in the IRVK

Psalms 25 in the IRVM

Psalms 25 in the IRVM2

Psalms 25 in the IRVO

Psalms 25 in the IRVP

Psalms 25 in the IRVT

Psalms 25 in the IRVT2

Psalms 25 in the IRVU

Psalms 25 in the ISVN

Psalms 25 in the JSNT

Psalms 25 in the KAPI

Psalms 25 in the KBT1ETNIK

Psalms 25 in the KBV

Psalms 25 in the KJV

Psalms 25 in the KNFD

Psalms 25 in the LBA

Psalms 25 in the LBLA

Psalms 25 in the LNT

Psalms 25 in the LSV

Psalms 25 in the MAAL

Psalms 25 in the MBV

Psalms 25 in the MBV2

Psalms 25 in the MHNT

Psalms 25 in the MKNFD

Psalms 25 in the MNG

Psalms 25 in the MNT

Psalms 25 in the MNT2

Psalms 25 in the MRS1T

Psalms 25 in the NAA

Psalms 25 in the NASB

Psalms 25 in the NBLA

Psalms 25 in the NBS

Psalms 25 in the NBVTP

Psalms 25 in the NET2

Psalms 25 in the NIV11

Psalms 25 in the NNT

Psalms 25 in the NNT2

Psalms 25 in the NNT3

Psalms 25 in the PDDPT

Psalms 25 in the PFNT

Psalms 25 in the RMNT

Psalms 25 in the SBIAS

Psalms 25 in the SBIBS

Psalms 25 in the SBIBS2

Psalms 25 in the SBICS

Psalms 25 in the SBIDS

Psalms 25 in the SBIGS

Psalms 25 in the SBIHS

Psalms 25 in the SBIIS

Psalms 25 in the SBIIS2

Psalms 25 in the SBIIS3

Psalms 25 in the SBIKS

Psalms 25 in the SBIKS2

Psalms 25 in the SBIMS

Psalms 25 in the SBIOS

Psalms 25 in the SBIPS

Psalms 25 in the SBISS

Psalms 25 in the SBITS

Psalms 25 in the SBITS2

Psalms 25 in the SBITS3

Psalms 25 in the SBITS4

Psalms 25 in the SBIUS

Psalms 25 in the SBIVS

Psalms 25 in the SBT

Psalms 25 in the SBT1E

Psalms 25 in the SCHL

Psalms 25 in the SNT

Psalms 25 in the SUSU

Psalms 25 in the SUSU2

Psalms 25 in the SYNO

Psalms 25 in the TBIAOTANT

Psalms 25 in the TBT1E

Psalms 25 in the TBT1E2

Psalms 25 in the TFTIP

Psalms 25 in the TFTU

Psalms 25 in the TGNTATF3T

Psalms 25 in the THAI

Psalms 25 in the TNFD

Psalms 25 in the TNT

Psalms 25 in the TNTIK

Psalms 25 in the TNTIL

Psalms 25 in the TNTIN

Psalms 25 in the TNTIP

Psalms 25 in the TNTIZ

Psalms 25 in the TOMA

Psalms 25 in the TTENT

Psalms 25 in the UBG

Psalms 25 in the UGV

Psalms 25 in the UGV2

Psalms 25 in the UGV3

Psalms 25 in the VBL

Psalms 25 in the VDCC

Psalms 25 in the YALU

Psalms 25 in the YAPE

Psalms 25 in the YBVTP

Psalms 25 in the ZBP