Psalms 103 (BOICB)
undefined Abụ Ọma Devid. 1 Mkpụrụobi m, too ONYENWE ANYỊ;ka ihe niile dị nʼime m too aha nsọ ya. 2 Mkpụrụobi m, too ONYENWE ANYỊ;echefukwala mmeso ọma ya niile, 3 ọ bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile;na-agwọkwa gị ọrịa gị niile, 4 onye na-agbapụta ndụ gị site nʼoluluwerekwa ịhụnanya na ọmịiko kpukwasị gị dịka okpueze, 5 onye na-eji ezi ihe na-emejupụta ọchịchọ gị niile,ka oge okorobịa gị bụrụ ihe a gbanwere dịka nke ugo. 6 ONYENWE ANYỊ na-arụ ọrụ ezi omume,na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-emegbu emegbu. 7 O mere ka Mosis mata ụzọ ya,mekwaa ka ụmụ Izrel mara ọrụ ya dị iche iche: 8 ONYENWE ANYỊ nwere obi ọmịiko na-emekwa amara.Ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, o jupụtara nʼịhụnanya. 9 Iwe ya anaghị adịgide ruo mgbe ebighị ebi,ọ bụghị oge niile ka ọ na-anọgide na-ata mmadụ ụta; 10 ọ bụghị dịka mmehie anyị si dị ka ọ na-emeso anyị,ọ dịghị akwụghachi anyị dịka ajọ omume anyị si dị. 11 Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,otu a ka ịhụnanya ya si dị ukwuu nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ. 12 Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ,otu a ka o sirila mee ka mmehie anyị niile dịrị anya site nʼebe anyị nọ. 13 Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ,otu a ka ONYENWE ANYỊ si enwe obi ebere nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ, 14 nʼihi na ya onwe ya maara otu e si kpụọ anyị,ọ na-echeta na anyị bụ aja. 15 Ebe mmadụ nọ, ụbọchị ya niile dị ka ahịhịa,ọ na-etopụta, na-awasa dịka okoko osisi ọhịa, 16 ifufe na-efesi ya ike, ọ na-adakwa,adịghị echetakwa ya nʼọnọdụ mbụ ya. 17 Ma ịhụnanya ONYENWE ANYỊ na-adịgide sitenʼebighị ebi ruo ebighị ebi nʼetiti ndị na-atụ egwu ya.Ezi omume ya na-adịgidekwara ụmụ ụmụ ha, 18 nye ndị ahụ niile na-edebe ọgbụgba ndụ yana ndị na-echeta irubere ụkpụrụ ya isi. 19 ONYENWE ANYỊ emeela ka ocheeze ya guzosie ike nʼeluigwe,alaeze ya na-achị ihe niile. 20 Toonu ONYENWE ANYỊ, unu ndị mmụọ ozi ya,unu ndị dị ike ndị na-eme ihe ọ chọrọ,na-erubere okwu ya isi. 21 Toonu ONYENWE ANYỊ unu usuu ndị agha ya niile;unu ndị na-ejere ya ozi, ndị na-eme uche ya. 22 Toonu ONYENWE ANYỊ, ọrụ aka ya niilenʼebe ọbụla ọ na-achị. Mkpụrụobi m, too ONYENWE ANYỊ.
In Other Versions
Psalms 103 in the ANGEFD
Psalms 103 in the ANTPNG2D
Psalms 103 in the AS21
Psalms 103 in the BAGH
Psalms 103 in the BBPNG
Psalms 103 in the BBT1E
Psalms 103 in the BDS
Psalms 103 in the BEV
Psalms 103 in the BHAD
Psalms 103 in the BIB
Psalms 103 in the BLPT
Psalms 103 in the BNT
Psalms 103 in the BNTABOOT
Psalms 103 in the BNTLV
Psalms 103 in the BOATCB
Psalms 103 in the BOATCB2
Psalms 103 in the BOBCV
Psalms 103 in the BOCNT
Psalms 103 in the BOECS
Psalms 103 in the BOGWICC
Psalms 103 in the BOHCB
Psalms 103 in the BOHCV
Psalms 103 in the BOHLNT
Psalms 103 in the BOHNTLTAL
Psalms 103 in the BOILNTAP
Psalms 103 in the BOITCV
Psalms 103 in the BOKCV
Psalms 103 in the BOKCV2
Psalms 103 in the BOKHWOG
Psalms 103 in the BOKSSV
Psalms 103 in the BOLCB
Psalms 103 in the BOLCB2
Psalms 103 in the BOMCV
Psalms 103 in the BONAV
Psalms 103 in the BONCB
Psalms 103 in the BONLT
Psalms 103 in the BONUT2
Psalms 103 in the BOPLNT
Psalms 103 in the BOSCB
Psalms 103 in the BOSNC
Psalms 103 in the BOTLNT
Psalms 103 in the BOVCB
Psalms 103 in the BOYCB
Psalms 103 in the BPBB
Psalms 103 in the BPH
Psalms 103 in the BSB
Psalms 103 in the CCB
Psalms 103 in the CUV
Psalms 103 in the CUVS
Psalms 103 in the DBT
Psalms 103 in the DGDNT
Psalms 103 in the DHNT
Psalms 103 in the DNT
Psalms 103 in the ELBE
Psalms 103 in the EMTV
Psalms 103 in the ESV
Psalms 103 in the FBV
Psalms 103 in the FEB
Psalms 103 in the GGMNT
Psalms 103 in the GNT
Psalms 103 in the HARY
Psalms 103 in the HNT
Psalms 103 in the IRVA
Psalms 103 in the IRVB
Psalms 103 in the IRVG
Psalms 103 in the IRVH
Psalms 103 in the IRVK
Psalms 103 in the IRVM
Psalms 103 in the IRVM2
Psalms 103 in the IRVO
Psalms 103 in the IRVP
Psalms 103 in the IRVT
Psalms 103 in the IRVT2
Psalms 103 in the IRVU
Psalms 103 in the ISVN
Psalms 103 in the JSNT
Psalms 103 in the KAPI
Psalms 103 in the KBT1ETNIK
Psalms 103 in the KBV
Psalms 103 in the KJV
Psalms 103 in the KNFD
Psalms 103 in the LBA
Psalms 103 in the LBLA
Psalms 103 in the LNT
Psalms 103 in the LSV
Psalms 103 in the MAAL
Psalms 103 in the MBV
Psalms 103 in the MBV2
Psalms 103 in the MHNT
Psalms 103 in the MKNFD
Psalms 103 in the MNG
Psalms 103 in the MNT
Psalms 103 in the MNT2
Psalms 103 in the MRS1T
Psalms 103 in the NAA
Psalms 103 in the NASB
Psalms 103 in the NBLA
Psalms 103 in the NBS
Psalms 103 in the NBVTP
Psalms 103 in the NET2
Psalms 103 in the NIV11
Psalms 103 in the NNT
Psalms 103 in the NNT2
Psalms 103 in the NNT3
Psalms 103 in the PDDPT
Psalms 103 in the PFNT
Psalms 103 in the RMNT
Psalms 103 in the SBIAS
Psalms 103 in the SBIBS
Psalms 103 in the SBIBS2
Psalms 103 in the SBICS
Psalms 103 in the SBIDS
Psalms 103 in the SBIGS
Psalms 103 in the SBIHS
Psalms 103 in the SBIIS
Psalms 103 in the SBIIS2
Psalms 103 in the SBIIS3
Psalms 103 in the SBIKS
Psalms 103 in the SBIKS2
Psalms 103 in the SBIMS
Psalms 103 in the SBIOS
Psalms 103 in the SBIPS
Psalms 103 in the SBISS
Psalms 103 in the SBITS
Psalms 103 in the SBITS2
Psalms 103 in the SBITS3
Psalms 103 in the SBITS4
Psalms 103 in the SBIUS
Psalms 103 in the SBIVS
Psalms 103 in the SBT
Psalms 103 in the SBT1E
Psalms 103 in the SCHL
Psalms 103 in the SNT
Psalms 103 in the SUSU
Psalms 103 in the SUSU2
Psalms 103 in the SYNO
Psalms 103 in the TBIAOTANT
Psalms 103 in the TBT1E
Psalms 103 in the TBT1E2
Psalms 103 in the TFTIP
Psalms 103 in the TFTU
Psalms 103 in the TGNTATF3T
Psalms 103 in the THAI
Psalms 103 in the TNFD
Psalms 103 in the TNT
Psalms 103 in the TNTIK
Psalms 103 in the TNTIL
Psalms 103 in the TNTIN
Psalms 103 in the TNTIP
Psalms 103 in the TNTIZ
Psalms 103 in the TOMA
Psalms 103 in the TTENT
Psalms 103 in the UBG
Psalms 103 in the UGV
Psalms 103 in the UGV2
Psalms 103 in the UGV3
Psalms 103 in the VBL
Psalms 103 in the VDCC
Psalms 103 in the YALU
Psalms 103 in the YAPE
Psalms 103 in the YBVTP
Psalms 103 in the ZBP