Zechariah 5 (BOICB)
1 Ọzọkwa, eleliri m anya elu, ma hụ akwụkwọ a fụkọrọ afụkọ nke na-efegharị efegharị. 2 Ọ sịrị m, “Gịnị ka ị na-ahụ?”Azara m, “Ahụrụ m akwụkwọ a fụkọrọ afụkọ nke na-efegharị efegharị. Ogologo ya dị mita iri, obosara ya dịkwa mita ise.” 3 Ọ gwara m, “Nke a bụ ọbụbụ ọnụ nke na-apụ na-ejezu nʼala ahụ niile. Nʼihi na dịka e si detuo ya, nʼotu akụkụ ya, a ga-esi nʼala a chụpụ ndị na-ezu ohi. Dịka e si deekwa ya nʼakụkụ nke ọzọ ya, onye ọ bụla na-aṅụ iyi ụgha ka a ga-esitekwa nʼala ahụ chụpụ. 4 Ezipụla m ya, otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri, ‘Ọ ga-abanye nʼụlọ onye ọ bụla na-ezu ohi, na nʼụlọ ndị ji aha m na-aṅụ iyi ụgha. Ọ ga-anọgide nʼụlọ ahụ mebie ya kpamkpam. Ọ ga-emebi osisi na nkume niile e ji wuo ụlọ ahụ.’ ” 5 Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu bịakwutere m sị, “Lelie anya gị elu hụrụ ihe na-aga ịpụta ìhè.” 6 Asịrị m, “Gịnị ka ọ bụ?”Ọ sịrị, “Ọ bụ nkata.” O kwukwara, “Nke a bụ mmehie nke ndị niile bi nʼala a.” 7 Ngwangwa, e kpughepụrụ okwuchi nkata ahụ, ma lee, ahụrụ m otu nwanyị nọdụrụ ọdụ nʼime ya. 8 Ọ sịrị, “Nke a bụ ajọ omume.” O nughachiri ya azụ nʼime nkata ahụ werekwa okwuchi nkata ahụ kpuchie ya. 9 Mgbe ahụ, eleliri m anya hụ ụmụ nwanyị abụọ ọzọ, ndị ikuku na-efe nku ha. Ha nwere nku dịka nku ụgbala. Ha buliri nkata ahụ elu nʼetiti eluigwe na ala. 10 Ajụrụ m mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu, “Ebee ka ha bu nkata ahụ na-aga?” 11 Ọ gwara m, “Ha bu ya na-aga Babilọn ebe ha ga-ewuru ya ụlọ. Mgbe ha wuchara ụlọ ahụ, ha ga-adọba nkata ahụ nʼelu ihe ndọkwasị.”
In Other Versions
Zechariah 5 in the ANGEFD
Zechariah 5 in the ANTPNG2D
Zechariah 5 in the AS21
Zechariah 5 in the BAGH
Zechariah 5 in the BBPNG
Zechariah 5 in the BBT1E
Zechariah 5 in the BDS
Zechariah 5 in the BEV
Zechariah 5 in the BHAD
Zechariah 5 in the BIB
Zechariah 5 in the BLPT
Zechariah 5 in the BNT
Zechariah 5 in the BNTABOOT
Zechariah 5 in the BNTLV
Zechariah 5 in the BOATCB
Zechariah 5 in the BOATCB2
Zechariah 5 in the BOBCV
Zechariah 5 in the BOCNT
Zechariah 5 in the BOECS
Zechariah 5 in the BOGWICC
Zechariah 5 in the BOHCB
Zechariah 5 in the BOHCV
Zechariah 5 in the BOHLNT
Zechariah 5 in the BOHNTLTAL
Zechariah 5 in the BOILNTAP
Zechariah 5 in the BOITCV
Zechariah 5 in the BOKCV
Zechariah 5 in the BOKCV2
Zechariah 5 in the BOKHWOG
Zechariah 5 in the BOKSSV
Zechariah 5 in the BOLCB
Zechariah 5 in the BOLCB2
Zechariah 5 in the BOMCV
Zechariah 5 in the BONAV
Zechariah 5 in the BONCB
Zechariah 5 in the BONLT
Zechariah 5 in the BONUT2
Zechariah 5 in the BOPLNT
Zechariah 5 in the BOSCB
Zechariah 5 in the BOSNC
Zechariah 5 in the BOTLNT
Zechariah 5 in the BOVCB
Zechariah 5 in the BOYCB
Zechariah 5 in the BPBB
Zechariah 5 in the BPH
Zechariah 5 in the BSB
Zechariah 5 in the CCB
Zechariah 5 in the CUV
Zechariah 5 in the CUVS
Zechariah 5 in the DBT
Zechariah 5 in the DGDNT
Zechariah 5 in the DHNT
Zechariah 5 in the DNT
Zechariah 5 in the ELBE
Zechariah 5 in the EMTV
Zechariah 5 in the ESV
Zechariah 5 in the FBV
Zechariah 5 in the FEB
Zechariah 5 in the GGMNT
Zechariah 5 in the GNT
Zechariah 5 in the HARY
Zechariah 5 in the HNT
Zechariah 5 in the IRVA
Zechariah 5 in the IRVB
Zechariah 5 in the IRVG
Zechariah 5 in the IRVH
Zechariah 5 in the IRVK
Zechariah 5 in the IRVM
Zechariah 5 in the IRVM2
Zechariah 5 in the IRVO
Zechariah 5 in the IRVP
Zechariah 5 in the IRVT
Zechariah 5 in the IRVT2
Zechariah 5 in the IRVU
Zechariah 5 in the ISVN
Zechariah 5 in the JSNT
Zechariah 5 in the KAPI
Zechariah 5 in the KBT1ETNIK
Zechariah 5 in the KBV
Zechariah 5 in the KJV
Zechariah 5 in the KNFD
Zechariah 5 in the LBA
Zechariah 5 in the LBLA
Zechariah 5 in the LNT
Zechariah 5 in the LSV
Zechariah 5 in the MAAL
Zechariah 5 in the MBV
Zechariah 5 in the MBV2
Zechariah 5 in the MHNT
Zechariah 5 in the MKNFD
Zechariah 5 in the MNG
Zechariah 5 in the MNT
Zechariah 5 in the MNT2
Zechariah 5 in the MRS1T
Zechariah 5 in the NAA
Zechariah 5 in the NASB
Zechariah 5 in the NBLA
Zechariah 5 in the NBS
Zechariah 5 in the NBVTP
Zechariah 5 in the NET2
Zechariah 5 in the NIV11
Zechariah 5 in the NNT
Zechariah 5 in the NNT2
Zechariah 5 in the NNT3
Zechariah 5 in the PDDPT
Zechariah 5 in the PFNT
Zechariah 5 in the RMNT
Zechariah 5 in the SBIAS
Zechariah 5 in the SBIBS
Zechariah 5 in the SBIBS2
Zechariah 5 in the SBICS
Zechariah 5 in the SBIDS
Zechariah 5 in the SBIGS
Zechariah 5 in the SBIHS
Zechariah 5 in the SBIIS
Zechariah 5 in the SBIIS2
Zechariah 5 in the SBIIS3
Zechariah 5 in the SBIKS
Zechariah 5 in the SBIKS2
Zechariah 5 in the SBIMS
Zechariah 5 in the SBIOS
Zechariah 5 in the SBIPS
Zechariah 5 in the SBISS
Zechariah 5 in the SBITS
Zechariah 5 in the SBITS2
Zechariah 5 in the SBITS3
Zechariah 5 in the SBITS4
Zechariah 5 in the SBIUS
Zechariah 5 in the SBIVS
Zechariah 5 in the SBT
Zechariah 5 in the SBT1E
Zechariah 5 in the SCHL
Zechariah 5 in the SNT
Zechariah 5 in the SUSU
Zechariah 5 in the SUSU2
Zechariah 5 in the SYNO
Zechariah 5 in the TBIAOTANT
Zechariah 5 in the TBT1E
Zechariah 5 in the TBT1E2
Zechariah 5 in the TFTIP
Zechariah 5 in the TFTU
Zechariah 5 in the TGNTATF3T
Zechariah 5 in the THAI
Zechariah 5 in the TNFD
Zechariah 5 in the TNT
Zechariah 5 in the TNTIK
Zechariah 5 in the TNTIL
Zechariah 5 in the TNTIN
Zechariah 5 in the TNTIP
Zechariah 5 in the TNTIZ
Zechariah 5 in the TOMA
Zechariah 5 in the TTENT
Zechariah 5 in the UBG
Zechariah 5 in the UGV
Zechariah 5 in the UGV2
Zechariah 5 in the UGV3
Zechariah 5 in the VBL
Zechariah 5 in the VDCC
Zechariah 5 in the YALU
Zechariah 5 in the YAPE
Zechariah 5 in the YBVTP
Zechariah 5 in the ZBP