1 Chronicles 1 (BOICB)
1 Adam, Set, Enọsh, 2 Kenan, Mahalalel, Jared, 3 Enọk, Metusela, Lamek,na Noa. 4 Ụmụ Noa bụ Shem, Ham, na Jafet. 5 Ụmụ ndị ikom Jafet bụ:Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na Tiras. 6 Ụmụ ndị ikom Goma bụAshkenaz, na Rifat, na Togama. 7 Ụmụ ndị ikom Javan bụ:Elisha, Tashish, Kitim, na Rodanim. 8 Ụmụ ndị ikom Ham bụ:Kush, Ijipt, Put na Kenan. 9 Ụmụ ndị ikom Kush bụ:Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka.Ụmụ ndị ikom Raama bụ:Sheba na Dedan. 10 Kush bụ nna Nimrọd,onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 11 Ijipt bụ nnandị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 12 ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto. 13 Kenan bụ nnaSaịdọn, ọkpara ya, na ndị Het, 14 ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash, 15 ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini, 16 ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat. 17 Ụmụ ndị ikom Shem bụElam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram.Ụmụ Aram bụUz, Hul, Geta na Meshek. 18 Apakshad bụ nna Shela;Shela bụrụ nna Eba. 19 Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 20 Joktan bụ nnaAlmodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 21 Hadoram, Ụzal, Dikla, 22 Obal, Abimael, Sheba, 23 Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan. 24 Shem, Apakshad, Shela, 25 Eba, Peleg, Reu, 26 Serug, Nahọ, Tera 27 na Ebram, ya bụ Ebraham. 28 Ụmụ Ebraham mụrụ bụ Aịzik na Ishmel. 29 Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha:Nebaiot (ọkpara Ishmel), Keda, Adbel, Mibsam, 30 Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema, 31 Jetua, Nafish na Kedema.Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel. 32 Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara yaZimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua.Jokshan mụtara ndị a:Sheba na Dedan. 33 Ụmụ ndị ikom Midian bụ:Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa.Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura. 34 Ebraham mụtara Aịzik.Ụmụ ndị ikom Aịzik bụỊsọ na Izrel. 35 Ịsọ mụrụ ndị a:Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora. 36 Ụmụ Elifaz bụTeman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz,na Amalek, site na Timna. 37 Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:Nahat, Zera, Shama, na Miza. 38 Ụmụ ndị ikom Sia bụLotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan. 39 Ụmụ ndị ikom Lotan bụHori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 40 Ụmụ ndị ikom Shobal bụAlvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam.Zibiọn mụrụAịa na Ana. 41 Ana mụrụDishọn.Ụmụ Dishọn bụHamran, na Eshban, na Itran, na Keran. 42 Ụmụ ndị ikom Eza bụBilhan, na Zaavan, na Akan.Ụmụ ndị ikom Dishan bụUz na Aran. 43 Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha.Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba. 44 Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 45 Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 46 Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit. 47 Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze. 48 Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze. 49 Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze. 50 Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab. 51 Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụTimna, Alva, Jetet, 52 Oholibama, Elaa, Pinon, 53 Kenaz, Teman, Mibza, 54 Magdiel na Iram.Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm.
In Other Versions
1 Chronicles 1 in the ANGEFD
1 Chronicles 1 in the ANTPNG2D
1 Chronicles 1 in the AS21
1 Chronicles 1 in the BAGH
1 Chronicles 1 in the BBPNG
1 Chronicles 1 in the BBT1E
1 Chronicles 1 in the BDS
1 Chronicles 1 in the BEV
1 Chronicles 1 in the BHAD
1 Chronicles 1 in the BIB
1 Chronicles 1 in the BLPT
1 Chronicles 1 in the BNT
1 Chronicles 1 in the BNTABOOT
1 Chronicles 1 in the BNTLV
1 Chronicles 1 in the BOATCB
1 Chronicles 1 in the BOATCB2
1 Chronicles 1 in the BOBCV
1 Chronicles 1 in the BOCNT
1 Chronicles 1 in the BOECS
1 Chronicles 1 in the BOGWICC
1 Chronicles 1 in the BOHCB
1 Chronicles 1 in the BOHCV
1 Chronicles 1 in the BOHLNT
1 Chronicles 1 in the BOHNTLTAL
1 Chronicles 1 in the BOILNTAP
1 Chronicles 1 in the BOITCV
1 Chronicles 1 in the BOKCV
1 Chronicles 1 in the BOKCV2
1 Chronicles 1 in the BOKHWOG
1 Chronicles 1 in the BOKSSV
1 Chronicles 1 in the BOLCB
1 Chronicles 1 in the BOLCB2
1 Chronicles 1 in the BOMCV
1 Chronicles 1 in the BONAV
1 Chronicles 1 in the BONCB
1 Chronicles 1 in the BONLT
1 Chronicles 1 in the BONUT2
1 Chronicles 1 in the BOPLNT
1 Chronicles 1 in the BOSCB
1 Chronicles 1 in the BOSNC
1 Chronicles 1 in the BOTLNT
1 Chronicles 1 in the BOVCB
1 Chronicles 1 in the BOYCB
1 Chronicles 1 in the BPBB
1 Chronicles 1 in the BPH
1 Chronicles 1 in the BSB
1 Chronicles 1 in the CCB
1 Chronicles 1 in the CUV
1 Chronicles 1 in the CUVS
1 Chronicles 1 in the DBT
1 Chronicles 1 in the DGDNT
1 Chronicles 1 in the DHNT
1 Chronicles 1 in the DNT
1 Chronicles 1 in the ELBE
1 Chronicles 1 in the EMTV
1 Chronicles 1 in the ESV
1 Chronicles 1 in the FBV
1 Chronicles 1 in the FEB
1 Chronicles 1 in the GGMNT
1 Chronicles 1 in the GNT
1 Chronicles 1 in the HARY
1 Chronicles 1 in the HNT
1 Chronicles 1 in the IRVA
1 Chronicles 1 in the IRVB
1 Chronicles 1 in the IRVG
1 Chronicles 1 in the IRVH
1 Chronicles 1 in the IRVK
1 Chronicles 1 in the IRVM
1 Chronicles 1 in the IRVM2
1 Chronicles 1 in the IRVO
1 Chronicles 1 in the IRVP
1 Chronicles 1 in the IRVT
1 Chronicles 1 in the IRVT2
1 Chronicles 1 in the IRVU
1 Chronicles 1 in the ISVN
1 Chronicles 1 in the JSNT
1 Chronicles 1 in the KAPI
1 Chronicles 1 in the KBT1ETNIK
1 Chronicles 1 in the KBV
1 Chronicles 1 in the KJV
1 Chronicles 1 in the KNFD
1 Chronicles 1 in the LBA
1 Chronicles 1 in the LBLA
1 Chronicles 1 in the LNT
1 Chronicles 1 in the LSV
1 Chronicles 1 in the MAAL
1 Chronicles 1 in the MBV
1 Chronicles 1 in the MBV2
1 Chronicles 1 in the MHNT
1 Chronicles 1 in the MKNFD
1 Chronicles 1 in the MNG
1 Chronicles 1 in the MNT
1 Chronicles 1 in the MNT2
1 Chronicles 1 in the MRS1T
1 Chronicles 1 in the NAA
1 Chronicles 1 in the NASB
1 Chronicles 1 in the NBLA
1 Chronicles 1 in the NBS
1 Chronicles 1 in the NBVTP
1 Chronicles 1 in the NET2
1 Chronicles 1 in the NIV11
1 Chronicles 1 in the NNT
1 Chronicles 1 in the NNT2
1 Chronicles 1 in the NNT3
1 Chronicles 1 in the PDDPT
1 Chronicles 1 in the PFNT
1 Chronicles 1 in the RMNT
1 Chronicles 1 in the SBIAS
1 Chronicles 1 in the SBIBS
1 Chronicles 1 in the SBIBS2
1 Chronicles 1 in the SBICS
1 Chronicles 1 in the SBIDS
1 Chronicles 1 in the SBIGS
1 Chronicles 1 in the SBIHS
1 Chronicles 1 in the SBIIS
1 Chronicles 1 in the SBIIS2
1 Chronicles 1 in the SBIIS3
1 Chronicles 1 in the SBIKS
1 Chronicles 1 in the SBIKS2
1 Chronicles 1 in the SBIMS
1 Chronicles 1 in the SBIOS
1 Chronicles 1 in the SBIPS
1 Chronicles 1 in the SBISS
1 Chronicles 1 in the SBITS
1 Chronicles 1 in the SBITS2
1 Chronicles 1 in the SBITS3
1 Chronicles 1 in the SBITS4
1 Chronicles 1 in the SBIUS
1 Chronicles 1 in the SBIVS
1 Chronicles 1 in the SBT
1 Chronicles 1 in the SBT1E
1 Chronicles 1 in the SCHL
1 Chronicles 1 in the SNT
1 Chronicles 1 in the SUSU
1 Chronicles 1 in the SUSU2
1 Chronicles 1 in the SYNO
1 Chronicles 1 in the TBIAOTANT
1 Chronicles 1 in the TBT1E
1 Chronicles 1 in the TBT1E2
1 Chronicles 1 in the TFTIP
1 Chronicles 1 in the TFTU
1 Chronicles 1 in the TGNTATF3T
1 Chronicles 1 in the THAI
1 Chronicles 1 in the TNFD
1 Chronicles 1 in the TNT
1 Chronicles 1 in the TNTIK
1 Chronicles 1 in the TNTIL
1 Chronicles 1 in the TNTIN
1 Chronicles 1 in the TNTIP
1 Chronicles 1 in the TNTIZ
1 Chronicles 1 in the TOMA
1 Chronicles 1 in the TTENT
1 Chronicles 1 in the UBG
1 Chronicles 1 in the UGV
1 Chronicles 1 in the UGV2
1 Chronicles 1 in the UGV3
1 Chronicles 1 in the VBL
1 Chronicles 1 in the VDCC
1 Chronicles 1 in the YALU
1 Chronicles 1 in the YAPE
1 Chronicles 1 in the YBVTP
1 Chronicles 1 in the ZBP