1 Chronicles 4 (BOICB)

1 Ndị ikwu Juda bụPerez, Hezrọn, Kami, Hua na Shobal. 2 Shobal mụrụ Reaya, onye bụ nna Jahat. Jahat bụ nna Ahumai na Lahad, ndị a bụ ndị ikwu Zorat. 3 Ndị a bụ ụmụ Etam:Jezril, na Ishma, na Idbash, aha nwanne ha nwanyị bụ Hazelelponi. 4 Penuel bụ nna Gedoa, Eza bụ nna Husha.Ndị a bụ ụmụ Hua, bụ ọkpara Efrata, nna Betlehem. 5 Ashua nna Tekoa lụrụ ndị nwunye abụọ: Hela na Naara. 6 Naara mụtaara ya Ahuzam, na Hefa, na Temeni, na Haahashitari. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naara. 7 Ụmụ ndị ikom Hela mụtara bụZeret, Zoha, Etnan 8 na Koz, onye bụ nna Anub na Hazobeba, nakwa nke ikwu Ahahel, nwa Harum. 9 Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.” 10 Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ. 11 Kelub, nwanne nwoke Shua mụrụ Mehia, nna Eshton, 12 Eshton mụrụ Bet-Raafa, na Pasea, na Tihina. Tihina mụrụ Ir Nahash. Ndị a niile bụ ndị ikwu Reka. 13 Ụmụ ndị ikom Kenaz mụtara bụ,Otniel na Seraya.Otniel amụtaHatat na Meonotai. 14 Meonotai bụ nna Ofra.Seraya bụ nna Joab,Joab bụ nna Ge Harashim. A kpọrọ ha Ge Harashim nʼihi na ha bụ ndị ǹka. 15 Kaleb nwa Jefune mụrụIru, Elaa na Naam.Ma Elaa mụrụKenaz. 16 Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a:Zif, Zifa, Tiria na Asarel. 17 Ụmụ Ezra bụJeta, Mered, Efaa na Jalon.Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa. 18 Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa. 19 Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham,bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka. 20 Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụAmnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon.Ishi mụrụZohet na Ben-Zohet. 21 Ụmụ Shela nwa Juda mụrụ bụỊa, nna Leka, Laada, nna Maresha, na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na Bet Ashbea 22 na Jokim, ndị ikom Koziba, na Joash na Saraf, ndị chịrị na Moab na Jashubi Lehem. Aha ndị a sitere nʼakwụkwọ akụkọ mgbe ochie. 23 Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ. 24 Simiọn mụrụNemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul. 25 Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma. 26 Ụmụ Mishma mụrụ bụHamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya. 27 Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda. 28 Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual, 29 Bilha, Ezem, Tolad, 30 Betuel, Homa, Ziklag, 31 Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid. 32 Obodo gbara ha gburugburu bụ Etam, Ain, Rimọn, Token na Ashan, obodo ise, 33 tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha. Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ. 34 Meshobab, Jamlek,Josha nwa Amazaya, 35 Juel,Jehu nwa Joshibaya, nwa Seraya, nwa Asiel, 36 nakwa Elioenai, Jaakoba, Jeshohaya,Asaya, Adiel, Jesimiel na Benaya, 37 na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaya, nwa Shimri, nwa Shemaya. 38 Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha. Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu, 39 ha gakwara na mpụta Gedoa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ndagwurugwu ịchọrọ igwe anụ ụlọ ha ebe ịta nri. 40 Ha chọtara ebe ịta ahịhịa anụ ụlọ mara mma, nke sara mbara, nke dị jụụ, bụrụkwa ebe nsogbu na-adịghị. Ụfọdụ nʼime ụmụ Ham ebiela nʼebe ahụ na mbụ. 41 Ndị ikom ndị a e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ bịara nʼoge Hezekaya na-achị dịka eze Juda. Ha busoro ụmụ Ham agha nʼebe obibi ha, busokwa ndị Meunim bi nʼebe ahụ agha, bibie ha kpamkpam, dịka ọ dị ruo taa. Emesịa ha bichiri ebe ahụ nʼihi na ebe ịta ahịhịa nke igwe anụ ụlọ ha nʼebe ahụ. 42 Ọzọkwa, narị ndị ikom ise nʼime ndị a si nʼebo Simiọn, ndị ndu ha bụ Pelataya, Nearaya, Refaya na Uziel, ụmụ Ishi busoro obodo ugwu ugwu Sia agha. 43 Ha gburu ndị Amalek fọdụrụ ndụ nʼebe ahụ, bichie ala ahụ ruo taa.

In Other Versions

1 Chronicles 4 in the ANGEFD

1 Chronicles 4 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 4 in the AS21

1 Chronicles 4 in the BAGH

1 Chronicles 4 in the BBPNG

1 Chronicles 4 in the BBT1E

1 Chronicles 4 in the BDS

1 Chronicles 4 in the BEV

1 Chronicles 4 in the BHAD

1 Chronicles 4 in the BIB

1 Chronicles 4 in the BLPT

1 Chronicles 4 in the BNT

1 Chronicles 4 in the BNTABOOT

1 Chronicles 4 in the BNTLV

1 Chronicles 4 in the BOATCB

1 Chronicles 4 in the BOATCB2

1 Chronicles 4 in the BOBCV

1 Chronicles 4 in the BOCNT

1 Chronicles 4 in the BOECS

1 Chronicles 4 in the BOGWICC

1 Chronicles 4 in the BOHCB

1 Chronicles 4 in the BOHCV

1 Chronicles 4 in the BOHLNT

1 Chronicles 4 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 4 in the BOILNTAP

1 Chronicles 4 in the BOITCV

1 Chronicles 4 in the BOKCV

1 Chronicles 4 in the BOKCV2

1 Chronicles 4 in the BOKHWOG

1 Chronicles 4 in the BOKSSV

1 Chronicles 4 in the BOLCB

1 Chronicles 4 in the BOLCB2

1 Chronicles 4 in the BOMCV

1 Chronicles 4 in the BONAV

1 Chronicles 4 in the BONCB

1 Chronicles 4 in the BONLT

1 Chronicles 4 in the BONUT2

1 Chronicles 4 in the BOPLNT

1 Chronicles 4 in the BOSCB

1 Chronicles 4 in the BOSNC

1 Chronicles 4 in the BOTLNT

1 Chronicles 4 in the BOVCB

1 Chronicles 4 in the BOYCB

1 Chronicles 4 in the BPBB

1 Chronicles 4 in the BPH

1 Chronicles 4 in the BSB

1 Chronicles 4 in the CCB

1 Chronicles 4 in the CUV

1 Chronicles 4 in the CUVS

1 Chronicles 4 in the DBT

1 Chronicles 4 in the DGDNT

1 Chronicles 4 in the DHNT

1 Chronicles 4 in the DNT

1 Chronicles 4 in the ELBE

1 Chronicles 4 in the EMTV

1 Chronicles 4 in the ESV

1 Chronicles 4 in the FBV

1 Chronicles 4 in the FEB

1 Chronicles 4 in the GGMNT

1 Chronicles 4 in the GNT

1 Chronicles 4 in the HARY

1 Chronicles 4 in the HNT

1 Chronicles 4 in the IRVA

1 Chronicles 4 in the IRVB

1 Chronicles 4 in the IRVG

1 Chronicles 4 in the IRVH

1 Chronicles 4 in the IRVK

1 Chronicles 4 in the IRVM

1 Chronicles 4 in the IRVM2

1 Chronicles 4 in the IRVO

1 Chronicles 4 in the IRVP

1 Chronicles 4 in the IRVT

1 Chronicles 4 in the IRVT2

1 Chronicles 4 in the IRVU

1 Chronicles 4 in the ISVN

1 Chronicles 4 in the JSNT

1 Chronicles 4 in the KAPI

1 Chronicles 4 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 4 in the KBV

1 Chronicles 4 in the KJV

1 Chronicles 4 in the KNFD

1 Chronicles 4 in the LBA

1 Chronicles 4 in the LBLA

1 Chronicles 4 in the LNT

1 Chronicles 4 in the LSV

1 Chronicles 4 in the MAAL

1 Chronicles 4 in the MBV

1 Chronicles 4 in the MBV2

1 Chronicles 4 in the MHNT

1 Chronicles 4 in the MKNFD

1 Chronicles 4 in the MNG

1 Chronicles 4 in the MNT

1 Chronicles 4 in the MNT2

1 Chronicles 4 in the MRS1T

1 Chronicles 4 in the NAA

1 Chronicles 4 in the NASB

1 Chronicles 4 in the NBLA

1 Chronicles 4 in the NBS

1 Chronicles 4 in the NBVTP

1 Chronicles 4 in the NET2

1 Chronicles 4 in the NIV11

1 Chronicles 4 in the NNT

1 Chronicles 4 in the NNT2

1 Chronicles 4 in the NNT3

1 Chronicles 4 in the PDDPT

1 Chronicles 4 in the PFNT

1 Chronicles 4 in the RMNT

1 Chronicles 4 in the SBIAS

1 Chronicles 4 in the SBIBS

1 Chronicles 4 in the SBIBS2

1 Chronicles 4 in the SBICS

1 Chronicles 4 in the SBIDS

1 Chronicles 4 in the SBIGS

1 Chronicles 4 in the SBIHS

1 Chronicles 4 in the SBIIS

1 Chronicles 4 in the SBIIS2

1 Chronicles 4 in the SBIIS3

1 Chronicles 4 in the SBIKS

1 Chronicles 4 in the SBIKS2

1 Chronicles 4 in the SBIMS

1 Chronicles 4 in the SBIOS

1 Chronicles 4 in the SBIPS

1 Chronicles 4 in the SBISS

1 Chronicles 4 in the SBITS

1 Chronicles 4 in the SBITS2

1 Chronicles 4 in the SBITS3

1 Chronicles 4 in the SBITS4

1 Chronicles 4 in the SBIUS

1 Chronicles 4 in the SBIVS

1 Chronicles 4 in the SBT

1 Chronicles 4 in the SBT1E

1 Chronicles 4 in the SCHL

1 Chronicles 4 in the SNT

1 Chronicles 4 in the SUSU

1 Chronicles 4 in the SUSU2

1 Chronicles 4 in the SYNO

1 Chronicles 4 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 4 in the TBT1E

1 Chronicles 4 in the TBT1E2

1 Chronicles 4 in the TFTIP

1 Chronicles 4 in the TFTU

1 Chronicles 4 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 4 in the THAI

1 Chronicles 4 in the TNFD

1 Chronicles 4 in the TNT

1 Chronicles 4 in the TNTIK

1 Chronicles 4 in the TNTIL

1 Chronicles 4 in the TNTIN

1 Chronicles 4 in the TNTIP

1 Chronicles 4 in the TNTIZ

1 Chronicles 4 in the TOMA

1 Chronicles 4 in the TTENT

1 Chronicles 4 in the UBG

1 Chronicles 4 in the UGV

1 Chronicles 4 in the UGV2

1 Chronicles 4 in the UGV3

1 Chronicles 4 in the VBL

1 Chronicles 4 in the VDCC

1 Chronicles 4 in the YALU

1 Chronicles 4 in the YAPE

1 Chronicles 4 in the YBVTP

1 Chronicles 4 in the ZBP