1 Chronicles 7 (BOICB)
1 Isaka mụrụ ụmụ anọ:Tola, na Pua, na Jashub, na Shịmrọn. 2 Ụmụ Tola ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a:Uzi, na Refaya, na Jeriel, na Jamai, na Ibsam, na Samuel. Nʼoge Devid bụ eze, ọnụọgụgụ ndị agha sitere nʼetiti ha dị iri puku abụọ na abụọ, na narị isii. (22,600). 3 Uzi mụrụIzrahaya.Izrahaya amụta ndị a:Maikel, Ọbadaya, Juel na Ishaya. Ha niile bụkwa ndịisi ikwu ha. 4 Ndị bụ ndị agha nʼetiti ụmụ ụmụ ha nʼoge Devid bụ eze ruru iri puku atọ na isii (36,000), nʼihi na ha niile lụrụ ọtụtụ ndị inyom, mụọ ọtụtụ ụmụ. 5 Ụmụnne ha bụ ndị na-alụ agha bụ ndị agbụrụ Isaka dị iri puku asatọ na asaa (87,000) nʼọnụọgụgụ, dịka e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 6 Benjamin mụrụ ndị ikom atọ:Bela, Beka na Jediael, 7 Bela mụrụ ụmụ ise:Ezbon, Uzi, Uziel, Jerimot na Iri. Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị agha ha dị iri puku abụọ na abụọ na iri atọ na anọ (22,034). E dekwara aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 8 Ụmụ ndị ikom Beka mụrụ bụZemira, Joash, Elieza, Elioenai, Omri, Jeremot, Abija, Anatot na Alemet. 9 Akwụkwọ ebe e dere usoro ọmụmụ ha depụtara aha ndịisi ezinaụlọ, na iri puku ndị agha abụọ na narị abụọ (20,200). 10 Jediael mụrụ otu nwa nwoke:aha ya bụ Bilhan.Ụmụ Bilhan bụJeush, Benjamin, Ehud, Kenaana, Zetan, Tashish na Ahishaha. 11 Ụmụ ndị ikom Jediael ndị a bụ ndịisi ezinaụlọ. E nwere nʼetiti ha ndị agha ọnụọgụgụ ha dị puku iri na asaa na narị abụọ (17,200), ndị nọ na njikere ibu agha. 12 Ndị Shupim na ndị Hupim bụ ụmụ ụmụ Er ebe ndị Hushim bụ ụmụ ụmụ Aha. 13 Ụmụ Naftalị mụtara bụJaziel, Guni, Jeza na Shalum bụ ụmụ Bilha. 14 Ụmụ Manase:Asriel, onye iko ya nwanyị bụ onye Aram mụtara, na Makia. Makia bụ nna Gilead. 15 Makia sitere nʼetiti ndị Hupim na Shupim lụọ nwunye. Aha nwanne ya nwanyị bụ Maaka. Otu onye ọzọ si nʼagbụrụ Manase bụ Zelofehad, onye mụtara naanị ụmụ ndị inyom. 16 Maaka nwunye Makia mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ Peresh. Aha nwanne ya bụ Sheresh, onye mụtara Ụlam na Rakem. 17 Nwa nwoke Ụlam mụtarabụ Bedan.Ndị a bụ ụmụ Gilead, nwa nwa Makia, nwa Manase. 18 Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla. 19 Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a:Ahian, Shekem, Liiki na Aniam. 20 Ụmụ Ifrem bụShutela, Bered,Tahat, Eleada,Tahat 21 na Zabad nwa ya,na Shutela nwa ya.Eza na Elead bụ ndị gara ịchịkọrọ anụ ụlọ ndị Gat, ndị ikom nwe obodo ahụ jidere ha gbuo ha nʼebe ahụ. 22 Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi. 23 Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza. 24 Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera. 25 Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef,onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan, 26 onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud,onye bụ nna Elishama. 27 Elishama bụ nna Nun,onye bụ nna Joshua. 28 Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha. 29 Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile. 30 Asha mụrụ ndị a:Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwa ya nwanyị bụ Sera. 31 Beriya amụta ndị a:Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait. 32 Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua. 33 Ụmụ Jaflet mụrụ bụPasak, Bimhal na Ashvat.Ndị a bụ ụmụ Jaflet. 34 Shoma amụọAhi, Roga, Huba na Aram. 35 Nwanne ya nwoke Helem mụrụZofa, Imana, Shelesh na Amal. 36 Zofa amụta ndị a:Sua, Hanefa, Shual, Beri, Imra, 37 Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera. 38 Jeta mụtaraJefune, Pispa na Ara. 39 Ụla amụtaAra, Haniel na Rizia. 40 Ụmụ ụmụ Asha ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị a sara anya na mmiri họpụta, ndị bụ dimkpa nʼagha, ndị ndu a ma ama. Ọnụọgụgụ ndị ha tozuru ije agha dị puku iri abụọ na isii (26,000), ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
In Other Versions
1 Chronicles 7 in the ANGEFD
1 Chronicles 7 in the ANTPNG2D
1 Chronicles 7 in the AS21
1 Chronicles 7 in the BAGH
1 Chronicles 7 in the BBPNG
1 Chronicles 7 in the BBT1E
1 Chronicles 7 in the BDS
1 Chronicles 7 in the BEV
1 Chronicles 7 in the BHAD
1 Chronicles 7 in the BIB
1 Chronicles 7 in the BLPT
1 Chronicles 7 in the BNT
1 Chronicles 7 in the BNTABOOT
1 Chronicles 7 in the BNTLV
1 Chronicles 7 in the BOATCB
1 Chronicles 7 in the BOATCB2
1 Chronicles 7 in the BOBCV
1 Chronicles 7 in the BOCNT
1 Chronicles 7 in the BOECS
1 Chronicles 7 in the BOGWICC
1 Chronicles 7 in the BOHCB
1 Chronicles 7 in the BOHCV
1 Chronicles 7 in the BOHLNT
1 Chronicles 7 in the BOHNTLTAL
1 Chronicles 7 in the BOILNTAP
1 Chronicles 7 in the BOITCV
1 Chronicles 7 in the BOKCV
1 Chronicles 7 in the BOKCV2
1 Chronicles 7 in the BOKHWOG
1 Chronicles 7 in the BOKSSV
1 Chronicles 7 in the BOLCB
1 Chronicles 7 in the BOLCB2
1 Chronicles 7 in the BOMCV
1 Chronicles 7 in the BONAV
1 Chronicles 7 in the BONCB
1 Chronicles 7 in the BONLT
1 Chronicles 7 in the BONUT2
1 Chronicles 7 in the BOPLNT
1 Chronicles 7 in the BOSCB
1 Chronicles 7 in the BOSNC
1 Chronicles 7 in the BOTLNT
1 Chronicles 7 in the BOVCB
1 Chronicles 7 in the BOYCB
1 Chronicles 7 in the BPBB
1 Chronicles 7 in the BPH
1 Chronicles 7 in the BSB
1 Chronicles 7 in the CCB
1 Chronicles 7 in the CUV
1 Chronicles 7 in the CUVS
1 Chronicles 7 in the DBT
1 Chronicles 7 in the DGDNT
1 Chronicles 7 in the DHNT
1 Chronicles 7 in the DNT
1 Chronicles 7 in the ELBE
1 Chronicles 7 in the EMTV
1 Chronicles 7 in the ESV
1 Chronicles 7 in the FBV
1 Chronicles 7 in the FEB
1 Chronicles 7 in the GGMNT
1 Chronicles 7 in the GNT
1 Chronicles 7 in the HARY
1 Chronicles 7 in the HNT
1 Chronicles 7 in the IRVA
1 Chronicles 7 in the IRVB
1 Chronicles 7 in the IRVG
1 Chronicles 7 in the IRVH
1 Chronicles 7 in the IRVK
1 Chronicles 7 in the IRVM
1 Chronicles 7 in the IRVM2
1 Chronicles 7 in the IRVO
1 Chronicles 7 in the IRVP
1 Chronicles 7 in the IRVT
1 Chronicles 7 in the IRVT2
1 Chronicles 7 in the IRVU
1 Chronicles 7 in the ISVN
1 Chronicles 7 in the JSNT
1 Chronicles 7 in the KAPI
1 Chronicles 7 in the KBT1ETNIK
1 Chronicles 7 in the KBV
1 Chronicles 7 in the KJV
1 Chronicles 7 in the KNFD
1 Chronicles 7 in the LBA
1 Chronicles 7 in the LBLA
1 Chronicles 7 in the LNT
1 Chronicles 7 in the LSV
1 Chronicles 7 in the MAAL
1 Chronicles 7 in the MBV
1 Chronicles 7 in the MBV2
1 Chronicles 7 in the MHNT
1 Chronicles 7 in the MKNFD
1 Chronicles 7 in the MNG
1 Chronicles 7 in the MNT
1 Chronicles 7 in the MNT2
1 Chronicles 7 in the MRS1T
1 Chronicles 7 in the NAA
1 Chronicles 7 in the NASB
1 Chronicles 7 in the NBLA
1 Chronicles 7 in the NBS
1 Chronicles 7 in the NBVTP
1 Chronicles 7 in the NET2
1 Chronicles 7 in the NIV11
1 Chronicles 7 in the NNT
1 Chronicles 7 in the NNT2
1 Chronicles 7 in the NNT3
1 Chronicles 7 in the PDDPT
1 Chronicles 7 in the PFNT
1 Chronicles 7 in the RMNT
1 Chronicles 7 in the SBIAS
1 Chronicles 7 in the SBIBS
1 Chronicles 7 in the SBIBS2
1 Chronicles 7 in the SBICS
1 Chronicles 7 in the SBIDS
1 Chronicles 7 in the SBIGS
1 Chronicles 7 in the SBIHS
1 Chronicles 7 in the SBIIS
1 Chronicles 7 in the SBIIS2
1 Chronicles 7 in the SBIIS3
1 Chronicles 7 in the SBIKS
1 Chronicles 7 in the SBIKS2
1 Chronicles 7 in the SBIMS
1 Chronicles 7 in the SBIOS
1 Chronicles 7 in the SBIPS
1 Chronicles 7 in the SBISS
1 Chronicles 7 in the SBITS
1 Chronicles 7 in the SBITS2
1 Chronicles 7 in the SBITS3
1 Chronicles 7 in the SBITS4
1 Chronicles 7 in the SBIUS
1 Chronicles 7 in the SBIVS
1 Chronicles 7 in the SBT
1 Chronicles 7 in the SBT1E
1 Chronicles 7 in the SCHL
1 Chronicles 7 in the SNT
1 Chronicles 7 in the SUSU
1 Chronicles 7 in the SUSU2
1 Chronicles 7 in the SYNO
1 Chronicles 7 in the TBIAOTANT
1 Chronicles 7 in the TBT1E
1 Chronicles 7 in the TBT1E2
1 Chronicles 7 in the TFTIP
1 Chronicles 7 in the TFTU
1 Chronicles 7 in the TGNTATF3T
1 Chronicles 7 in the THAI
1 Chronicles 7 in the TNFD
1 Chronicles 7 in the TNT
1 Chronicles 7 in the TNTIK
1 Chronicles 7 in the TNTIL
1 Chronicles 7 in the TNTIN
1 Chronicles 7 in the TNTIP
1 Chronicles 7 in the TNTIZ
1 Chronicles 7 in the TOMA
1 Chronicles 7 in the TTENT
1 Chronicles 7 in the UBG
1 Chronicles 7 in the UGV
1 Chronicles 7 in the UGV2
1 Chronicles 7 in the UGV3
1 Chronicles 7 in the VBL
1 Chronicles 7 in the VDCC
1 Chronicles 7 in the YALU
1 Chronicles 7 in the YAPE
1 Chronicles 7 in the YBVTP
1 Chronicles 7 in the ZBP