1 Samuel 27 (BOICB)
1 Devid chere nʼime onwe ya sị, “Otu ụbọchị Sọl ga-enweta m, bibie m. Ihe ka mma m ga-eme bụ ịgbaga nʼala ndị Filistia. Nke a ga-eme ka Sọl kwụsị ịchọgharị m ebe ọbụla nʼIzrel. Aga m esikwa otu a, nwere onwe m site nʼaka ya.” 2 Ya mere, Devid na narị ndị ikom isii ya, na ezinaụlọ ha, biliri jekwuru Akish nwa Maok, eze ndị Gat. 3 Devid na ndị agha ya sooro Akish biri na Gat. Onye ọbụla du ezinaụlọ ya. Devid nʼonwe ya du ndị inyom abụọ ya: Ahinoam onye Jezril, na Abigel onye Kamel, nwunye ochie Nebal. 4 Ọ dịghị anya, Sọl nụrụ na Devid agbalaala Gat, nʼihi ya ọ kwụsịrị ịchụso ya. 5 Devid gwara Akish sị ya, “Ọ bụrụ na m anatala amara nʼebe ị nọ, ọ ga-adị mma ka enye m otu obodo nʼime obodo nke ala a, ka m biri. Nʼihi gịnị ka ohu gị ga-eji soro gị biri nʼobodo eze?” 6 Akish nyere ya Ziklag, nʼihi ya, Ziklag bụ obodo ndị eze Juda ruo taa. 7 Devid biri nʼoke ala ndị Filistia otu afọ na ọnwa anọ. 8 Devid na ndị ikom ya nọgidere oge ahụ niile na-emegide ndị Geshua, ndị Gizi na ndị Amalek. (Site na mgbe ochie ndị a bi nʼala ahụ gbatịrị ruo Shua na Ijipt) 9 Mgbe ọbụla Devid wakporo akụkụ ọbụla, ọ dịghị ahapụ nwoke maọbụ nwanyị ndụ. Ma ọ na-akpụrụ atụrụ ha, na ehi ha, na ịnyịnya ibu ha, na ịnyịnya kamel ha, nakwa uwe ha. Emesịa, ọ na-alọghachikwuru Akish. 10 Ọ bụrụ na Akish ajụọ Devid ajụjụ sị, “Ndị ole ka unu busoro agha taa?” Devid ga-aza sị, “Ọ bụ ndị bi na ndịda Juda”, maọbụ “ndị ndịda Jerahmel”, maọbụ “ndị ndịda Ken.” 11 Ma ọ dịghị nwoke maọbụ nwanyị onye ọ hapụrụ ndụ, nke a ga-akpọta na Gat, nʼihi na o chere nʼobi ya sị, “Ha nwere ike ịbịa kwuo megide anyị, sị, ‘Otu a ka Devid mere.’ ” Otu a ka ọ na-emekwa ọtụtụ oge ahụ niile o bi nʼetiti ndị Filistia. 12 Akish kwenyere Devid, kwuo nʼobi ya sị, “Devid abụrụla ihe a kpọrọ asị nʼebe ndị nke ya bụ ndị Izrel nọ. Ọ ga-abụkwara m ohu ruo mgbe niile.”
In Other Versions
1 Samuel 27 in the ANGEFD
1 Samuel 27 in the ANTPNG2D
1 Samuel 27 in the AS21
1 Samuel 27 in the BAGH
1 Samuel 27 in the BBPNG
1 Samuel 27 in the BBT1E
1 Samuel 27 in the BDS
1 Samuel 27 in the BEV
1 Samuel 27 in the BHAD
1 Samuel 27 in the BIB
1 Samuel 27 in the BLPT
1 Samuel 27 in the BNT
1 Samuel 27 in the BNTABOOT
1 Samuel 27 in the BNTLV
1 Samuel 27 in the BOATCB
1 Samuel 27 in the BOATCB2
1 Samuel 27 in the BOBCV
1 Samuel 27 in the BOCNT
1 Samuel 27 in the BOECS
1 Samuel 27 in the BOGWICC
1 Samuel 27 in the BOHCB
1 Samuel 27 in the BOHCV
1 Samuel 27 in the BOHLNT
1 Samuel 27 in the BOHNTLTAL
1 Samuel 27 in the BOILNTAP
1 Samuel 27 in the BOITCV
1 Samuel 27 in the BOKCV
1 Samuel 27 in the BOKCV2
1 Samuel 27 in the BOKHWOG
1 Samuel 27 in the BOKSSV
1 Samuel 27 in the BOLCB
1 Samuel 27 in the BOLCB2
1 Samuel 27 in the BOMCV
1 Samuel 27 in the BONAV
1 Samuel 27 in the BONCB
1 Samuel 27 in the BONLT
1 Samuel 27 in the BONUT2
1 Samuel 27 in the BOPLNT
1 Samuel 27 in the BOSCB
1 Samuel 27 in the BOSNC
1 Samuel 27 in the BOTLNT
1 Samuel 27 in the BOVCB
1 Samuel 27 in the BOYCB
1 Samuel 27 in the BPBB
1 Samuel 27 in the BPH
1 Samuel 27 in the BSB
1 Samuel 27 in the CCB
1 Samuel 27 in the CUV
1 Samuel 27 in the CUVS
1 Samuel 27 in the DBT
1 Samuel 27 in the DGDNT
1 Samuel 27 in the DHNT
1 Samuel 27 in the DNT
1 Samuel 27 in the ELBE
1 Samuel 27 in the EMTV
1 Samuel 27 in the ESV
1 Samuel 27 in the FBV
1 Samuel 27 in the FEB
1 Samuel 27 in the GGMNT
1 Samuel 27 in the GNT
1 Samuel 27 in the HARY
1 Samuel 27 in the HNT
1 Samuel 27 in the IRVA
1 Samuel 27 in the IRVB
1 Samuel 27 in the IRVG
1 Samuel 27 in the IRVH
1 Samuel 27 in the IRVK
1 Samuel 27 in the IRVM
1 Samuel 27 in the IRVM2
1 Samuel 27 in the IRVO
1 Samuel 27 in the IRVP
1 Samuel 27 in the IRVT
1 Samuel 27 in the IRVT2
1 Samuel 27 in the IRVU
1 Samuel 27 in the ISVN
1 Samuel 27 in the JSNT
1 Samuel 27 in the KAPI
1 Samuel 27 in the KBT1ETNIK
1 Samuel 27 in the KBV
1 Samuel 27 in the KJV
1 Samuel 27 in the KNFD
1 Samuel 27 in the LBA
1 Samuel 27 in the LBLA
1 Samuel 27 in the LNT
1 Samuel 27 in the LSV
1 Samuel 27 in the MAAL
1 Samuel 27 in the MBV
1 Samuel 27 in the MBV2
1 Samuel 27 in the MHNT
1 Samuel 27 in the MKNFD
1 Samuel 27 in the MNG
1 Samuel 27 in the MNT
1 Samuel 27 in the MNT2
1 Samuel 27 in the MRS1T
1 Samuel 27 in the NAA
1 Samuel 27 in the NASB
1 Samuel 27 in the NBLA
1 Samuel 27 in the NBS
1 Samuel 27 in the NBVTP
1 Samuel 27 in the NET2
1 Samuel 27 in the NIV11
1 Samuel 27 in the NNT
1 Samuel 27 in the NNT2
1 Samuel 27 in the NNT3
1 Samuel 27 in the PDDPT
1 Samuel 27 in the PFNT
1 Samuel 27 in the RMNT
1 Samuel 27 in the SBIAS
1 Samuel 27 in the SBIBS
1 Samuel 27 in the SBIBS2
1 Samuel 27 in the SBICS
1 Samuel 27 in the SBIDS
1 Samuel 27 in the SBIGS
1 Samuel 27 in the SBIHS
1 Samuel 27 in the SBIIS
1 Samuel 27 in the SBIIS2
1 Samuel 27 in the SBIIS3
1 Samuel 27 in the SBIKS
1 Samuel 27 in the SBIKS2
1 Samuel 27 in the SBIMS
1 Samuel 27 in the SBIOS
1 Samuel 27 in the SBIPS
1 Samuel 27 in the SBISS
1 Samuel 27 in the SBITS
1 Samuel 27 in the SBITS2
1 Samuel 27 in the SBITS3
1 Samuel 27 in the SBITS4
1 Samuel 27 in the SBIUS
1 Samuel 27 in the SBIVS
1 Samuel 27 in the SBT
1 Samuel 27 in the SBT1E
1 Samuel 27 in the SCHL
1 Samuel 27 in the SNT
1 Samuel 27 in the SUSU
1 Samuel 27 in the SUSU2
1 Samuel 27 in the SYNO
1 Samuel 27 in the TBIAOTANT
1 Samuel 27 in the TBT1E
1 Samuel 27 in the TBT1E2
1 Samuel 27 in the TFTIP
1 Samuel 27 in the TFTU
1 Samuel 27 in the TGNTATF3T
1 Samuel 27 in the THAI
1 Samuel 27 in the TNFD
1 Samuel 27 in the TNT
1 Samuel 27 in the TNTIK
1 Samuel 27 in the TNTIL
1 Samuel 27 in the TNTIN
1 Samuel 27 in the TNTIP
1 Samuel 27 in the TNTIZ
1 Samuel 27 in the TOMA
1 Samuel 27 in the TTENT
1 Samuel 27 in the UBG
1 Samuel 27 in the UGV
1 Samuel 27 in the UGV2
1 Samuel 27 in the UGV3
1 Samuel 27 in the VBL
1 Samuel 27 in the VDCC
1 Samuel 27 in the YALU
1 Samuel 27 in the YAPE
1 Samuel 27 in the YBVTP
1 Samuel 27 in the ZBP