Isaiah 46 (BOICB)

1 Bel na Nebo, arụsị ndị Babilọn makpu amakpu.Lee, arụsị niile ha ka ebukwasịrị ha nʼazụ ịnyịnya ibu.Arụsị niile apịrị apị bụ nke a na-ebugharị bụ ibu dị arọ,ibu arụ nye ụmụ anụmanụ na-ada mba! 2 Ha makpuuru, rudakọkwa ala nʼotu;ha enweghị ike iwezuga ibu ndị a nʼonwe ha,ha onwe ha kwa, a dọtala ha nʼagha. 3 “Geenụ m ntị, unu ụmụ ụmụ Jekọb,unu ndị fọdụrụ nʼụlọ Izrel,unu bụ ndị m na-elekọta siterị na mgbe a mụrụ ununa-akpọgharịkwa unu siterị na mgbe amụpụtara unu. 4 Mụ onwe m, bụ onye ahụ, ọ bụ m ga-elekọtakwa unu anya,ọ bụladị ruo mgbe isi awọ jupụtara unu nʼisi, nʼagadi unu.Nʼihi na ọ bụ m kere unu, aga m elekọtakwa unu.Aga m agba unu ume, bụrụkwa onye nzọpụta unu. 5 “Onye ka unu ga-asị na o yiri m? Onye kwa ka mụ na ya ha?Onye ka unu ga-eji tụnyere m? 6 Ụfọdụ mmadụ na-emeghe akpa ego ha wụpụta ọlaedo dị nʼime ya,na-atụpụtakwa ọlaọcha nʼihe ọtụtụ,were ya goo onye ọkpụ ụzụ ọlaedo ka o jiri ya kpụọrọ ha chi,emesịa, ha na-akpọ isiala na-efe arụsị ahụ ofufe. 7 Ha na-ebuli arụsị ahụ buru ya nʼubu ha,buru ya debe ya nʼọnọdụ ya, nʼebe ahụ ka ọ na-akwụrụ.Ọ dịghị apụ site nʼebe ahụ jegharịa.Ọ bụrụ na mmadụ e tikuo ya mkpu, ọ gaghị aza,ọ pụghị ịzọpụtakwa ha pụọ na nsogbu ha niile. 8 “Chetanụ nke a, ma tuleekwa ya,ka ọ dịgidekwa unu nʼobi, unu ndị na-enupu isi. 9 Chetakwanụ ihe ndị ahụ niile mere nʼoge gara aga,nʼihi na abụ m Chineke, chi ọzọ adịghịkwa.Naanị m bụ Chineke, ọ dịkwaghị onye ọzọ dị ka m. 10 Ọ bụ m na-egosi ikpeazụ site na mmalite,ọ bụ m na-ekwu site na mgbe ochie ihe ga-eme nʼọdịnihu.Ana m asị, ‘nzube m ga-eguzogide.Ọ bụkwa ihe dị m mma nʼobi ka m ga-eme.’ 11 Aga m esite nʼọwụwa anyanwụ kpọọ anụ ufe,e, sitekwa nʼala ebe dị anya kpọọ nwoke ahụ ga-abịa mee nzube m.Nʼihi na ihe m kwuru ya ka m ga-eme ka o mezuo;ọ bụkwa atụmatụ m ka m ga-emekwa. 12 Geenụ m ntị, unu ndị isi ike,unu ndị nọpụrụ ezi omume m nʼebe dị anya. 13 Ana m eweta ezi omume nso,ọ dịghị nʼebe dị anya,nzọpụta m agaghị anọkwa ọdụ.Aga m enye Zayọn nzọpụta,nyekwa Izrel ịma mma m.

In Other Versions

Isaiah 46 in the ANGEFD

Isaiah 46 in the ANTPNG2D

Isaiah 46 in the AS21

Isaiah 46 in the BAGH

Isaiah 46 in the BBPNG

Isaiah 46 in the BBT1E

Isaiah 46 in the BDS

Isaiah 46 in the BEV

Isaiah 46 in the BHAD

Isaiah 46 in the BIB

Isaiah 46 in the BLPT

Isaiah 46 in the BNT

Isaiah 46 in the BNTABOOT

Isaiah 46 in the BNTLV

Isaiah 46 in the BOATCB

Isaiah 46 in the BOATCB2

Isaiah 46 in the BOBCV

Isaiah 46 in the BOCNT

Isaiah 46 in the BOECS

Isaiah 46 in the BOGWICC

Isaiah 46 in the BOHCB

Isaiah 46 in the BOHCV

Isaiah 46 in the BOHLNT

Isaiah 46 in the BOHNTLTAL

Isaiah 46 in the BOILNTAP

Isaiah 46 in the BOITCV

Isaiah 46 in the BOKCV

Isaiah 46 in the BOKCV2

Isaiah 46 in the BOKHWOG

Isaiah 46 in the BOKSSV

Isaiah 46 in the BOLCB

Isaiah 46 in the BOLCB2

Isaiah 46 in the BOMCV

Isaiah 46 in the BONAV

Isaiah 46 in the BONCB

Isaiah 46 in the BONLT

Isaiah 46 in the BONUT2

Isaiah 46 in the BOPLNT

Isaiah 46 in the BOSCB

Isaiah 46 in the BOSNC

Isaiah 46 in the BOTLNT

Isaiah 46 in the BOVCB

Isaiah 46 in the BOYCB

Isaiah 46 in the BPBB

Isaiah 46 in the BPH

Isaiah 46 in the BSB

Isaiah 46 in the CCB

Isaiah 46 in the CUV

Isaiah 46 in the CUVS

Isaiah 46 in the DBT

Isaiah 46 in the DGDNT

Isaiah 46 in the DHNT

Isaiah 46 in the DNT

Isaiah 46 in the ELBE

Isaiah 46 in the EMTV

Isaiah 46 in the ESV

Isaiah 46 in the FBV

Isaiah 46 in the FEB

Isaiah 46 in the GGMNT

Isaiah 46 in the GNT

Isaiah 46 in the HARY

Isaiah 46 in the HNT

Isaiah 46 in the IRVA

Isaiah 46 in the IRVB

Isaiah 46 in the IRVG

Isaiah 46 in the IRVH

Isaiah 46 in the IRVK

Isaiah 46 in the IRVM

Isaiah 46 in the IRVM2

Isaiah 46 in the IRVO

Isaiah 46 in the IRVP

Isaiah 46 in the IRVT

Isaiah 46 in the IRVT2

Isaiah 46 in the IRVU

Isaiah 46 in the ISVN

Isaiah 46 in the JSNT

Isaiah 46 in the KAPI

Isaiah 46 in the KBT1ETNIK

Isaiah 46 in the KBV

Isaiah 46 in the KJV

Isaiah 46 in the KNFD

Isaiah 46 in the LBA

Isaiah 46 in the LBLA

Isaiah 46 in the LNT

Isaiah 46 in the LSV

Isaiah 46 in the MAAL

Isaiah 46 in the MBV

Isaiah 46 in the MBV2

Isaiah 46 in the MHNT

Isaiah 46 in the MKNFD

Isaiah 46 in the MNG

Isaiah 46 in the MNT

Isaiah 46 in the MNT2

Isaiah 46 in the MRS1T

Isaiah 46 in the NAA

Isaiah 46 in the NASB

Isaiah 46 in the NBLA

Isaiah 46 in the NBS

Isaiah 46 in the NBVTP

Isaiah 46 in the NET2

Isaiah 46 in the NIV11

Isaiah 46 in the NNT

Isaiah 46 in the NNT2

Isaiah 46 in the NNT3

Isaiah 46 in the PDDPT

Isaiah 46 in the PFNT

Isaiah 46 in the RMNT

Isaiah 46 in the SBIAS

Isaiah 46 in the SBIBS

Isaiah 46 in the SBIBS2

Isaiah 46 in the SBICS

Isaiah 46 in the SBIDS

Isaiah 46 in the SBIGS

Isaiah 46 in the SBIHS

Isaiah 46 in the SBIIS

Isaiah 46 in the SBIIS2

Isaiah 46 in the SBIIS3

Isaiah 46 in the SBIKS

Isaiah 46 in the SBIKS2

Isaiah 46 in the SBIMS

Isaiah 46 in the SBIOS

Isaiah 46 in the SBIPS

Isaiah 46 in the SBISS

Isaiah 46 in the SBITS

Isaiah 46 in the SBITS2

Isaiah 46 in the SBITS3

Isaiah 46 in the SBITS4

Isaiah 46 in the SBIUS

Isaiah 46 in the SBIVS

Isaiah 46 in the SBT

Isaiah 46 in the SBT1E

Isaiah 46 in the SCHL

Isaiah 46 in the SNT

Isaiah 46 in the SUSU

Isaiah 46 in the SUSU2

Isaiah 46 in the SYNO

Isaiah 46 in the TBIAOTANT

Isaiah 46 in the TBT1E

Isaiah 46 in the TBT1E2

Isaiah 46 in the TFTIP

Isaiah 46 in the TFTU

Isaiah 46 in the TGNTATF3T

Isaiah 46 in the THAI

Isaiah 46 in the TNFD

Isaiah 46 in the TNT

Isaiah 46 in the TNTIK

Isaiah 46 in the TNTIL

Isaiah 46 in the TNTIN

Isaiah 46 in the TNTIP

Isaiah 46 in the TNTIZ

Isaiah 46 in the TOMA

Isaiah 46 in the TTENT

Isaiah 46 in the UBG

Isaiah 46 in the UGV

Isaiah 46 in the UGV2

Isaiah 46 in the UGV3

Isaiah 46 in the VBL

Isaiah 46 in the VDCC

Isaiah 46 in the YALU

Isaiah 46 in the YAPE

Isaiah 46 in the YBVTP

Isaiah 46 in the ZBP