Micah 3 (BOICB)
1 Mgbe ahụ ekwuru m sị,“Geenụ ntị unu ndịisi ụlọ Jekọb,na unu ndị na-achị ezinaụlọ Izrel.Ọ bụ na unu ekwesighị ịmata ikpe ziri ezi 2 unu bụ ndị kpọrọ ezi ihe asị ma na-ahụ ajọ ọrụ nʼanya.Unu na-agba ndị m akpụkpọ na ndụna-agbapụkwa anụ ahụ kpuchiri ọkpụkpụ ha. 3 Unu na-erida anụ ahụ ndị nke m,na-agba ha akpụkpọ,na-etijisi ọkpụkpụ ha,na-egburi anụ ahụ ha,dịka anụ a na-esinye nʼite.” 4 Mgbe ahụ ha ga-akpọku ONYENWE ANYỊ,ma ọ gaghị aza ha!Mgbe oge ahụ bịaruru, ọ ga-ezo ihu ha site nʼebe ha nọnʼihi ihe ọjọọ nke ha mere. 5 Ihe a ka ONYENWE ANYỊ kwuru:“Banyere ndị amụmabụ ndị na-eduhie ndị m,mgbe ha nwere ihe ha ga-eri,ha na-ekwusa ‘Udo’ma ọ bụrụ na mmadụ enyeghị ha nri,ha na-ebili buo agha megide onye dị otu a. 6 Ya mere nʼabalị ga-abịakwasị ha, napụ ha ike ịhụ ọhụ;ọchịchịrị ga-ekpuchi ha, ka ha ghara ịjụta ase ọbụla.Anwụ ga-ada nʼebe ndị amụma ahụ nọ,ụbọchị ga-agbakwa ọchịchịrị nye ha. 7 Ndị ọhụ ụzọ ka ihere ga-eme,ndị na-ajụ ase ka a ga-emebọ.Ha ga-ekpuchi ihu ha,nʼihi na ọsịsa ọbụla agaghị esite nʼebe Chineke nọ bịara ha.” 8 Ma mụ onwe m, ejupụtara m nʼike,ejupụtara m na Mmụọ nke ONYENWE ANYỊ,jupụtakwa na mmụọ nke ikpe ziri ezi,na nke ịdị ike ikwupụta nye Jekọb njehie ya,na nye Izrel mmehie ya. 9 Geenụ ntị unu ndị na-achị ezinaụlọ Jekọb,na unu ndịisi ezinaụlọ Izrel.Ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị,ma na-ewere ihe niile na-ezighị ezi nʼọnọdụ ihe ziri ezi. 10 Ndị ji ọbara wuo Zayọn,werekwa ajọ omume wuo Jerusalem. 11 Ndịisi ya na-ekpe ikpe nʼihi ngarị,ndị nchụaja ya na-akụzi ihe nʼihi ụgwọ,ebe ndị amụma ya na-ajụta ase nʼihi ego.Ma ha dabere na ONYENWE ANYỊ na-asị,“ONYENWE ANYỊ ọ nọnyeereghị anyị?O nweghị ihe ọjọọ ga-abịakwasị anyị.” 12 Ọ bụ nʼihi gịka a ga-akọgharị Zayọn dịka ala ubi,Jerusalem ga-aghọ ebe e kpokọtara nkume na ngwongwo ụlọ dakpọrọ adakpọ,ugwu nke ụlọnsọ ukwu ahụ ga-aghọ ebe dị elu nke oke ọhịa tochiri.
In Other Versions
Micah 3 in the ANGEFD
Micah 3 in the ANTPNG2D
Micah 3 in the AS21
Micah 3 in the BAGH
Micah 3 in the BBPNG
Micah 3 in the BBT1E
Micah 3 in the BDS
Micah 3 in the BEV
Micah 3 in the BHAD
Micah 3 in the BIB
Micah 3 in the BLPT
Micah 3 in the BNT
Micah 3 in the BNTABOOT
Micah 3 in the BNTLV
Micah 3 in the BOATCB
Micah 3 in the BOATCB2
Micah 3 in the BOBCV
Micah 3 in the BOCNT
Micah 3 in the BOECS
Micah 3 in the BOGWICC
Micah 3 in the BOHCB
Micah 3 in the BOHCV
Micah 3 in the BOHLNT
Micah 3 in the BOHNTLTAL
Micah 3 in the BOILNTAP
Micah 3 in the BOITCV
Micah 3 in the BOKCV
Micah 3 in the BOKCV2
Micah 3 in the BOKHWOG
Micah 3 in the BOKSSV
Micah 3 in the BOLCB
Micah 3 in the BOLCB2
Micah 3 in the BOMCV
Micah 3 in the BONAV
Micah 3 in the BONCB
Micah 3 in the BONLT
Micah 3 in the BONUT2
Micah 3 in the BOPLNT
Micah 3 in the BOSCB
Micah 3 in the BOSNC
Micah 3 in the BOTLNT
Micah 3 in the BOVCB
Micah 3 in the BOYCB
Micah 3 in the BPBB
Micah 3 in the BPH
Micah 3 in the BSB
Micah 3 in the CCB
Micah 3 in the CUV
Micah 3 in the CUVS
Micah 3 in the DBT
Micah 3 in the DGDNT
Micah 3 in the DHNT
Micah 3 in the DNT
Micah 3 in the ELBE
Micah 3 in the EMTV
Micah 3 in the ESV
Micah 3 in the FBV
Micah 3 in the FEB
Micah 3 in the GGMNT
Micah 3 in the GNT
Micah 3 in the HARY
Micah 3 in the HNT
Micah 3 in the IRVA
Micah 3 in the IRVB
Micah 3 in the IRVG
Micah 3 in the IRVH
Micah 3 in the IRVK
Micah 3 in the IRVM
Micah 3 in the IRVM2
Micah 3 in the IRVO
Micah 3 in the IRVP
Micah 3 in the IRVT
Micah 3 in the IRVT2
Micah 3 in the IRVU
Micah 3 in the ISVN
Micah 3 in the JSNT
Micah 3 in the KAPI
Micah 3 in the KBT1ETNIK
Micah 3 in the KBV
Micah 3 in the KJV
Micah 3 in the KNFD
Micah 3 in the LBA
Micah 3 in the LBLA
Micah 3 in the LNT
Micah 3 in the LSV
Micah 3 in the MAAL
Micah 3 in the MBV
Micah 3 in the MBV2
Micah 3 in the MHNT
Micah 3 in the MKNFD
Micah 3 in the MNG
Micah 3 in the MNT
Micah 3 in the MNT2
Micah 3 in the MRS1T
Micah 3 in the NAA
Micah 3 in the NASB
Micah 3 in the NBLA
Micah 3 in the NBS
Micah 3 in the NBVTP
Micah 3 in the NET2
Micah 3 in the NIV11
Micah 3 in the NNT
Micah 3 in the NNT2
Micah 3 in the NNT3
Micah 3 in the PDDPT
Micah 3 in the PFNT
Micah 3 in the RMNT
Micah 3 in the SBIAS
Micah 3 in the SBIBS
Micah 3 in the SBIBS2
Micah 3 in the SBICS
Micah 3 in the SBIDS
Micah 3 in the SBIGS
Micah 3 in the SBIHS
Micah 3 in the SBIIS
Micah 3 in the SBIIS2
Micah 3 in the SBIIS3
Micah 3 in the SBIKS
Micah 3 in the SBIKS2
Micah 3 in the SBIMS
Micah 3 in the SBIOS
Micah 3 in the SBIPS
Micah 3 in the SBISS
Micah 3 in the SBITS
Micah 3 in the SBITS2
Micah 3 in the SBITS3
Micah 3 in the SBITS4
Micah 3 in the SBIUS
Micah 3 in the SBIVS
Micah 3 in the SBT
Micah 3 in the SBT1E
Micah 3 in the SCHL
Micah 3 in the SNT
Micah 3 in the SUSU
Micah 3 in the SUSU2
Micah 3 in the SYNO
Micah 3 in the TBIAOTANT
Micah 3 in the TBT1E
Micah 3 in the TBT1E2
Micah 3 in the TFTIP
Micah 3 in the TFTU
Micah 3 in the TGNTATF3T
Micah 3 in the THAI
Micah 3 in the TNFD
Micah 3 in the TNT
Micah 3 in the TNTIK
Micah 3 in the TNTIL
Micah 3 in the TNTIN
Micah 3 in the TNTIP
Micah 3 in the TNTIZ
Micah 3 in the TOMA
Micah 3 in the TTENT
Micah 3 in the UBG
Micah 3 in the UGV
Micah 3 in the UGV2
Micah 3 in the UGV3
Micah 3 in the VBL
Micah 3 in the VDCC
Micah 3 in the YALU
Micah 3 in the YAPE
Micah 3 in the YBVTP
Micah 3 in the ZBP