Psalms 118 (BOICB)

1 Keleenụ ONYENWE ANYỊ nʼihi na ọ dị mma;ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 2 Ka ụmụ Izrel kwupụta nʼonwe ha sị,“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 3 Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị,“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 4 Ka ndị niile na-atụ egwu ONYENWE ANYỊ kwuo sị,“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 5 Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m ONYENWE ANYỊ,ọ zara m, mee ka m nwere onwe m. 6 ONYENWE ANYỊ nọnyeere m, agaghị m atụ egwu.Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m? 7 ONYENWE ANYỊ nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka.Aga m ele ndị iro m anya na mmeri. 8 Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYỊkarịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi. 9 Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYỊkarịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi. 10 Mba niile gbara m gburugburuma site nʼaha ONYENWE ANYỊ aga m ala ha nʼiyi. 11 Ha gbara m gburugburu,ma site nʼaha ONYENWE ANYỊ ka m na-egbuda ha. 12 Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ,ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ;site nʼaha ONYENWE ANYỊ, ka m na-egbuda ha. 13 Akwaghachiri m azụ, agaara m ada,ma ONYENWE ANYỊ nyere m aka. 14 ONYENWE ANYỊ bụ ike m na abụ m;ọ ghọọla nzọpụta m. 15 Olu iti mkpu ọṅụ na mmerina-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume:“Aka nri ONYENWE ANYỊ emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu! 16 Aka nri ONYENWE ANYỊ bụ ihe e weliri elu;aka nri ONYENWE ANYỊ emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!” 17 Agaghị m anwụ,kama aga m adị ndụ kwusaara ndị ọzọ ọrụ ebube ONYENWE ANYỊ rụrụ. 18 ONYENWE ANYỊ tara m ahụhụ nke ukwuu,ma o nyefeeghị m nʼaka ọnwụ. 19 Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume;aga m abanye nye ONYENWE ANYỊ ekele. 20 Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ,ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye. 21 Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m;ị ghọọla nzọpụta m. 22 Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,aghọọla nkume isi ntọala ụlọ; 23 nke a bụ ọrụ aka ONYENWE ANYỊ,ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị. 24 Nke a bụ ụbọchị ONYENWE ANYỊ anyị mere,ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya. 25 O ONYENWE ANYỊ, zọpụta anyị;o ONYENWE ANYỊ, mee ka ihe gaara anyị nke ọma. 26 Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha ONYENWE ANYỊ.Anyị sitere nʼụlọ ONYENWE ANYỊ na-agọzi gị. 27 ONYENWE ANYỊ bụ Chineke,ọ bụ ya mere ka ìhè ya mụkwasị anyị.Chịrị igu nkwụ nʼaka gị, soro ndị ji ọṅụ bata nʼogige Chinekebịaruo nʼebe ịchụ aja. 28 Ị bụ Chineke m, aga m eto gị;ị bụ Chineke m, aga m ebuli gị elu. 29 Keleenụ ONYENWE ANYỊ nʼihi na ọ dị mma,ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

In Other Versions

Psalms 118 in the ANGEFD

Psalms 118 in the ANTPNG2D

Psalms 118 in the AS21

Psalms 118 in the BAGH

Psalms 118 in the BBPNG

Psalms 118 in the BBT1E

Psalms 118 in the BDS

Psalms 118 in the BEV

Psalms 118 in the BHAD

Psalms 118 in the BIB

Psalms 118 in the BLPT

Psalms 118 in the BNT

Psalms 118 in the BNTABOOT

Psalms 118 in the BNTLV

Psalms 118 in the BOATCB

Psalms 118 in the BOATCB2

Psalms 118 in the BOBCV

Psalms 118 in the BOCNT

Psalms 118 in the BOECS

Psalms 118 in the BOGWICC

Psalms 118 in the BOHCB

Psalms 118 in the BOHCV

Psalms 118 in the BOHLNT

Psalms 118 in the BOHNTLTAL

Psalms 118 in the BOILNTAP

Psalms 118 in the BOITCV

Psalms 118 in the BOKCV

Psalms 118 in the BOKCV2

Psalms 118 in the BOKHWOG

Psalms 118 in the BOKSSV

Psalms 118 in the BOLCB

Psalms 118 in the BOLCB2

Psalms 118 in the BOMCV

Psalms 118 in the BONAV

Psalms 118 in the BONCB

Psalms 118 in the BONLT

Psalms 118 in the BONUT2

Psalms 118 in the BOPLNT

Psalms 118 in the BOSCB

Psalms 118 in the BOSNC

Psalms 118 in the BOTLNT

Psalms 118 in the BOVCB

Psalms 118 in the BOYCB

Psalms 118 in the BPBB

Psalms 118 in the BPH

Psalms 118 in the BSB

Psalms 118 in the CCB

Psalms 118 in the CUV

Psalms 118 in the CUVS

Psalms 118 in the DBT

Psalms 118 in the DGDNT

Psalms 118 in the DHNT

Psalms 118 in the DNT

Psalms 118 in the ELBE

Psalms 118 in the EMTV

Psalms 118 in the ESV

Psalms 118 in the FBV

Psalms 118 in the FEB

Psalms 118 in the GGMNT

Psalms 118 in the GNT

Psalms 118 in the HARY

Psalms 118 in the HNT

Psalms 118 in the IRVA

Psalms 118 in the IRVB

Psalms 118 in the IRVG

Psalms 118 in the IRVH

Psalms 118 in the IRVK

Psalms 118 in the IRVM

Psalms 118 in the IRVM2

Psalms 118 in the IRVO

Psalms 118 in the IRVP

Psalms 118 in the IRVT

Psalms 118 in the IRVT2

Psalms 118 in the IRVU

Psalms 118 in the ISVN

Psalms 118 in the JSNT

Psalms 118 in the KAPI

Psalms 118 in the KBT1ETNIK

Psalms 118 in the KBV

Psalms 118 in the KJV

Psalms 118 in the KNFD

Psalms 118 in the LBA

Psalms 118 in the LBLA

Psalms 118 in the LNT

Psalms 118 in the LSV

Psalms 118 in the MAAL

Psalms 118 in the MBV

Psalms 118 in the MBV2

Psalms 118 in the MHNT

Psalms 118 in the MKNFD

Psalms 118 in the MNG

Psalms 118 in the MNT

Psalms 118 in the MNT2

Psalms 118 in the MRS1T

Psalms 118 in the NAA

Psalms 118 in the NASB

Psalms 118 in the NBLA

Psalms 118 in the NBS

Psalms 118 in the NBVTP

Psalms 118 in the NET2

Psalms 118 in the NIV11

Psalms 118 in the NNT

Psalms 118 in the NNT2

Psalms 118 in the NNT3

Psalms 118 in the PDDPT

Psalms 118 in the PFNT

Psalms 118 in the RMNT

Psalms 118 in the SBIAS

Psalms 118 in the SBIBS

Psalms 118 in the SBIBS2

Psalms 118 in the SBICS

Psalms 118 in the SBIDS

Psalms 118 in the SBIGS

Psalms 118 in the SBIHS

Psalms 118 in the SBIIS

Psalms 118 in the SBIIS2

Psalms 118 in the SBIIS3

Psalms 118 in the SBIKS

Psalms 118 in the SBIKS2

Psalms 118 in the SBIMS

Psalms 118 in the SBIOS

Psalms 118 in the SBIPS

Psalms 118 in the SBISS

Psalms 118 in the SBITS

Psalms 118 in the SBITS2

Psalms 118 in the SBITS3

Psalms 118 in the SBITS4

Psalms 118 in the SBIUS

Psalms 118 in the SBIVS

Psalms 118 in the SBT

Psalms 118 in the SBT1E

Psalms 118 in the SCHL

Psalms 118 in the SNT

Psalms 118 in the SUSU

Psalms 118 in the SUSU2

Psalms 118 in the SYNO

Psalms 118 in the TBIAOTANT

Psalms 118 in the TBT1E

Psalms 118 in the TBT1E2

Psalms 118 in the TFTIP

Psalms 118 in the TFTU

Psalms 118 in the TGNTATF3T

Psalms 118 in the THAI

Psalms 118 in the TNFD

Psalms 118 in the TNT

Psalms 118 in the TNTIK

Psalms 118 in the TNTIL

Psalms 118 in the TNTIN

Psalms 118 in the TNTIP

Psalms 118 in the TNTIZ

Psalms 118 in the TOMA

Psalms 118 in the TTENT

Psalms 118 in the UBG

Psalms 118 in the UGV

Psalms 118 in the UGV2

Psalms 118 in the UGV3

Psalms 118 in the VBL

Psalms 118 in the VDCC

Psalms 118 in the YALU

Psalms 118 in the YAPE

Psalms 118 in the YBVTP

Psalms 118 in the ZBP