Psalms 136 (BOICB)
1 Keleenụ ONYENWE ANYỊ, nʼihi na ọ dị mma.Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 2 Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu.Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 3 Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile.Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 4 Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 5 Keleenụ onye ahụ ji nghọta ya kee mbara eluigwe niile,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 6 Keleenụ onye wuru ụwa nʼelu ogbu mmiri,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 7 Keleenụ onye ahụ kere anyanwụ na ọnwa,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 8 Onye mere anyanwụ ka ọ na-acha nʼehihie,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 9 Onye mere ka ọnwa na kpakpando na-achị nʼabalị,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 10 Onye ahụ tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼIjipt,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 11 O duuru ndị Izrel site nʼIjipt pụta,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 12 O ji aka ya dị ike nke o setịpụrụ esetipụ dupụta ha;Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 13 Onye ahụ kewara Osimiri Uhie abụọ,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 14 Onye duuru ndị Izrel gafee nʼetiti ya,nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 15 Ma Osimiri Uhie riri Fero na ndị agha ya niile;Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 16 Keleenụ onye duuru ndị ya gafee ọzara,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 17 Onye ahụ tigburu ndị eze dị ukwuu,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 18 O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 19 O gburu Saịhọn eze ndị Amọrait,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 20 Na Ọg eze Bashan,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 21 Were ala ha nye dịka ihe nketa,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 22 O nyere ohu ya Izrel ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 23 Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 24 Mee ka anyị nwere onwe anyị site nʼaka ndị iro anyị,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 25 Ọ na-enye ihe niile dị ndụ nri,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 26 Keleenụ Chineke nke eluigwe ekele.Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
In Other Versions
Psalms 136 in the ANGEFD
Psalms 136 in the ANTPNG2D
Psalms 136 in the AS21
Psalms 136 in the BAGH
Psalms 136 in the BBPNG
Psalms 136 in the BBT1E
Psalms 136 in the BDS
Psalms 136 in the BEV
Psalms 136 in the BHAD
Psalms 136 in the BIB
Psalms 136 in the BLPT
Psalms 136 in the BNT
Psalms 136 in the BNTABOOT
Psalms 136 in the BNTLV
Psalms 136 in the BOATCB
Psalms 136 in the BOATCB2
Psalms 136 in the BOBCV
Psalms 136 in the BOCNT
Psalms 136 in the BOECS
Psalms 136 in the BOGWICC
Psalms 136 in the BOHCB
Psalms 136 in the BOHCV
Psalms 136 in the BOHLNT
Psalms 136 in the BOHNTLTAL
Psalms 136 in the BOILNTAP
Psalms 136 in the BOITCV
Psalms 136 in the BOKCV
Psalms 136 in the BOKCV2
Psalms 136 in the BOKHWOG
Psalms 136 in the BOKSSV
Psalms 136 in the BOLCB
Psalms 136 in the BOLCB2
Psalms 136 in the BOMCV
Psalms 136 in the BONAV
Psalms 136 in the BONCB
Psalms 136 in the BONLT
Psalms 136 in the BONUT2
Psalms 136 in the BOPLNT
Psalms 136 in the BOSCB
Psalms 136 in the BOSNC
Psalms 136 in the BOTLNT
Psalms 136 in the BOVCB
Psalms 136 in the BOYCB
Psalms 136 in the BPBB
Psalms 136 in the BPH
Psalms 136 in the BSB
Psalms 136 in the CCB
Psalms 136 in the CUV
Psalms 136 in the CUVS
Psalms 136 in the DBT
Psalms 136 in the DGDNT
Psalms 136 in the DHNT
Psalms 136 in the DNT
Psalms 136 in the ELBE
Psalms 136 in the EMTV
Psalms 136 in the ESV
Psalms 136 in the FBV
Psalms 136 in the FEB
Psalms 136 in the GGMNT
Psalms 136 in the GNT
Psalms 136 in the HARY
Psalms 136 in the HNT
Psalms 136 in the IRVA
Psalms 136 in the IRVB
Psalms 136 in the IRVG
Psalms 136 in the IRVH
Psalms 136 in the IRVK
Psalms 136 in the IRVM
Psalms 136 in the IRVM2
Psalms 136 in the IRVO
Psalms 136 in the IRVP
Psalms 136 in the IRVT
Psalms 136 in the IRVT2
Psalms 136 in the IRVU
Psalms 136 in the ISVN
Psalms 136 in the JSNT
Psalms 136 in the KAPI
Psalms 136 in the KBT1ETNIK
Psalms 136 in the KBV
Psalms 136 in the KJV
Psalms 136 in the KNFD
Psalms 136 in the LBA
Psalms 136 in the LBLA
Psalms 136 in the LNT
Psalms 136 in the LSV
Psalms 136 in the MAAL
Psalms 136 in the MBV
Psalms 136 in the MBV2
Psalms 136 in the MHNT
Psalms 136 in the MKNFD
Psalms 136 in the MNG
Psalms 136 in the MNT
Psalms 136 in the MNT2
Psalms 136 in the MRS1T
Psalms 136 in the NAA
Psalms 136 in the NASB
Psalms 136 in the NBLA
Psalms 136 in the NBS
Psalms 136 in the NBVTP
Psalms 136 in the NET2
Psalms 136 in the NIV11
Psalms 136 in the NNT
Psalms 136 in the NNT2
Psalms 136 in the NNT3
Psalms 136 in the PDDPT
Psalms 136 in the PFNT
Psalms 136 in the RMNT
Psalms 136 in the SBIAS
Psalms 136 in the SBIBS
Psalms 136 in the SBIBS2
Psalms 136 in the SBICS
Psalms 136 in the SBIDS
Psalms 136 in the SBIGS
Psalms 136 in the SBIHS
Psalms 136 in the SBIIS
Psalms 136 in the SBIIS2
Psalms 136 in the SBIIS3
Psalms 136 in the SBIKS
Psalms 136 in the SBIKS2
Psalms 136 in the SBIMS
Psalms 136 in the SBIOS
Psalms 136 in the SBIPS
Psalms 136 in the SBISS
Psalms 136 in the SBITS
Psalms 136 in the SBITS2
Psalms 136 in the SBITS3
Psalms 136 in the SBITS4
Psalms 136 in the SBIUS
Psalms 136 in the SBIVS
Psalms 136 in the SBT
Psalms 136 in the SBT1E
Psalms 136 in the SCHL
Psalms 136 in the SNT
Psalms 136 in the SUSU
Psalms 136 in the SUSU2
Psalms 136 in the SYNO
Psalms 136 in the TBIAOTANT
Psalms 136 in the TBT1E
Psalms 136 in the TBT1E2
Psalms 136 in the TFTIP
Psalms 136 in the TFTU
Psalms 136 in the TGNTATF3T
Psalms 136 in the THAI
Psalms 136 in the TNFD
Psalms 136 in the TNT
Psalms 136 in the TNTIK
Psalms 136 in the TNTIL
Psalms 136 in the TNTIN
Psalms 136 in the TNTIP
Psalms 136 in the TNTIZ
Psalms 136 in the TOMA
Psalms 136 in the TTENT
Psalms 136 in the UBG
Psalms 136 in the UGV
Psalms 136 in the UGV2
Psalms 136 in the UGV3
Psalms 136 in the VBL
Psalms 136 in the VDCC
Psalms 136 in the YALU
Psalms 136 in the YAPE
Psalms 136 in the YBVTP
Psalms 136 in the ZBP