Psalms 94 (BOICB)
1 O ONYENWE ANYỊ, Chineke onye na-abọ ọbọ,o Chineke, onye na-abọ ọbọ, zipụta onwe gị. 2 Bilie, o Onye Ikpe nke ụwa;kwụghachi ndị nganga ụgwọ ọrụ ruuru ha. 3 ONYENWE ANYỊ, ọ bụ ruo ole mgbe?Ọ bụ ruo ole mgbe ka ndị na-eme ajọ omume ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ? 4 Ha na-ekwuwapụ okwu mpako;ndị niile na-eme ajọ ihe jupụtara nʼitu ọnụ. 5 Ha na-azọpịa ndị gị, O ONYENWE ANYỊ;ha na-emegbu ihe nketa gị. 6 Ha na-egbu ndị di ha nwụrụ na ndị ọbịa;ha na-egbu ndị na-enweghị nna. 7 Ha na-asị, “ONYENWE ANYỊ anaghị ahụ ihe ndị a;Chineke Jekọb na-agba nkịtị.” 8 Lezienụ anya, unu ndị amamihe kọrọ nʼetiti ndị m;unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe? 9 Ọ pụtara na onye kpụrụ ntị anaghị anụ ihe?Ọ pụtara na onye kere anya anaghị ahụ ụzọ? 10 Ọ pụtara na onye na-adọ mba niile aka na ntị agaghị ata ha ahụhụ?Ọ pụtara na onye na-ezi mmadụ ihe enweghị ihe ọmụma? 11 ONYENWE ANYỊ maara echiche obi mmadụ;ọ maara na ihe mmadụ na-eche nʼobi ya bụ naanị ihe na-enweghị isi. 12 Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O ONYENWE ANYỊ,onye ahụ ị na-akụziri ihe site nʼiwu gị; 13 ị na-enye ya izuike site nʼụbọchị nsogbu;tutu ruo mgbe a ga-egwuru ndị ajọ omume olulu. 14 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ agaghị ajụ ndị ya;ọ gaghị agbakụta ihe nketa ya azụ. 15 Ezi omume ga-abụ ntọala ikpe ikpe niile;ndị niile ndị ziri ezi nʼobi ga-agbasokwa ya. 16 Onye ga-ebiliri m imegide ndị ajọ omume?Onye ga-eguzo nʼọnọdụ m imegide ndị na-eme ajọ ihe? 17 A sị na ONYENWE ANYỊ abịaghị nyere m aka,agaara m rịị abụ onye nwụrụ anwụ. 18 Mgbe m kwuru sị, “Ụkwụ m na-agbuchapụ,”ọ bụ ịhụnanya gị, O ONYENWE ANYỊ, kwagidere m. 19 Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ. 20 A ga-ejikọta gị na ocheeze ọchịchị ya rụrụ arụ,nke na-eweta mmekpa ahụ site nʼiwu ya? 21 Ndị ajọ omume na-ejikọta onwe ha imegide ndị ezi omumena-amakwa ndị aka ha dị ọcha ikpe ọnwụ. 22 Ma ONYENWE ANYỊ a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m,na Chineke m na oke nkume ebe m na-ezere ndụ. 23 Ọ ga-akwụghachi ha ụgwọ ọrụ kwesiri mmehie ha,lakwaa ha nʼiyi nʼihi ajọ omume ha; ONYENWE ANYỊ Chineke anyị ga-ala ha nʼiyi.
In Other Versions
Psalms 94 in the ANGEFD
Psalms 94 in the ANTPNG2D
Psalms 94 in the AS21
Psalms 94 in the BAGH
Psalms 94 in the BBPNG
Psalms 94 in the BBT1E
Psalms 94 in the BDS
Psalms 94 in the BEV
Psalms 94 in the BHAD
Psalms 94 in the BIB
Psalms 94 in the BLPT
Psalms 94 in the BNT
Psalms 94 in the BNTABOOT
Psalms 94 in the BNTLV
Psalms 94 in the BOATCB
Psalms 94 in the BOATCB2
Psalms 94 in the BOBCV
Psalms 94 in the BOCNT
Psalms 94 in the BOECS
Psalms 94 in the BOGWICC
Psalms 94 in the BOHCB
Psalms 94 in the BOHCV
Psalms 94 in the BOHLNT
Psalms 94 in the BOHNTLTAL
Psalms 94 in the BOILNTAP
Psalms 94 in the BOITCV
Psalms 94 in the BOKCV
Psalms 94 in the BOKCV2
Psalms 94 in the BOKHWOG
Psalms 94 in the BOKSSV
Psalms 94 in the BOLCB
Psalms 94 in the BOLCB2
Psalms 94 in the BOMCV
Psalms 94 in the BONAV
Psalms 94 in the BONCB
Psalms 94 in the BONLT
Psalms 94 in the BONUT2
Psalms 94 in the BOPLNT
Psalms 94 in the BOSCB
Psalms 94 in the BOSNC
Psalms 94 in the BOTLNT
Psalms 94 in the BOVCB
Psalms 94 in the BOYCB
Psalms 94 in the BPBB
Psalms 94 in the BPH
Psalms 94 in the BSB
Psalms 94 in the CCB
Psalms 94 in the CUV
Psalms 94 in the CUVS
Psalms 94 in the DBT
Psalms 94 in the DGDNT
Psalms 94 in the DHNT
Psalms 94 in the DNT
Psalms 94 in the ELBE
Psalms 94 in the EMTV
Psalms 94 in the ESV
Psalms 94 in the FBV
Psalms 94 in the FEB
Psalms 94 in the GGMNT
Psalms 94 in the GNT
Psalms 94 in the HARY
Psalms 94 in the HNT
Psalms 94 in the IRVA
Psalms 94 in the IRVB
Psalms 94 in the IRVG
Psalms 94 in the IRVH
Psalms 94 in the IRVK
Psalms 94 in the IRVM
Psalms 94 in the IRVM2
Psalms 94 in the IRVO
Psalms 94 in the IRVP
Psalms 94 in the IRVT
Psalms 94 in the IRVT2
Psalms 94 in the IRVU
Psalms 94 in the ISVN
Psalms 94 in the JSNT
Psalms 94 in the KAPI
Psalms 94 in the KBT1ETNIK
Psalms 94 in the KBV
Psalms 94 in the KJV
Psalms 94 in the KNFD
Psalms 94 in the LBA
Psalms 94 in the LBLA
Psalms 94 in the LNT
Psalms 94 in the LSV
Psalms 94 in the MAAL
Psalms 94 in the MBV
Psalms 94 in the MBV2
Psalms 94 in the MHNT
Psalms 94 in the MKNFD
Psalms 94 in the MNG
Psalms 94 in the MNT
Psalms 94 in the MNT2
Psalms 94 in the MRS1T
Psalms 94 in the NAA
Psalms 94 in the NASB
Psalms 94 in the NBLA
Psalms 94 in the NBS
Psalms 94 in the NBVTP
Psalms 94 in the NET2
Psalms 94 in the NIV11
Psalms 94 in the NNT
Psalms 94 in the NNT2
Psalms 94 in the NNT3
Psalms 94 in the PDDPT
Psalms 94 in the PFNT
Psalms 94 in the RMNT
Psalms 94 in the SBIAS
Psalms 94 in the SBIBS
Psalms 94 in the SBIBS2
Psalms 94 in the SBICS
Psalms 94 in the SBIDS
Psalms 94 in the SBIGS
Psalms 94 in the SBIHS
Psalms 94 in the SBIIS
Psalms 94 in the SBIIS2
Psalms 94 in the SBIIS3
Psalms 94 in the SBIKS
Psalms 94 in the SBIKS2
Psalms 94 in the SBIMS
Psalms 94 in the SBIOS
Psalms 94 in the SBIPS
Psalms 94 in the SBISS
Psalms 94 in the SBITS
Psalms 94 in the SBITS2
Psalms 94 in the SBITS3
Psalms 94 in the SBITS4
Psalms 94 in the SBIUS
Psalms 94 in the SBIVS
Psalms 94 in the SBT
Psalms 94 in the SBT1E
Psalms 94 in the SCHL
Psalms 94 in the SNT
Psalms 94 in the SUSU
Psalms 94 in the SUSU2
Psalms 94 in the SYNO
Psalms 94 in the TBIAOTANT
Psalms 94 in the TBT1E
Psalms 94 in the TBT1E2
Psalms 94 in the TFTIP
Psalms 94 in the TFTU
Psalms 94 in the TGNTATF3T
Psalms 94 in the THAI
Psalms 94 in the TNFD
Psalms 94 in the TNT
Psalms 94 in the TNTIK
Psalms 94 in the TNTIL
Psalms 94 in the TNTIN
Psalms 94 in the TNTIP
Psalms 94 in the TNTIZ
Psalms 94 in the TOMA
Psalms 94 in the TTENT
Psalms 94 in the UBG
Psalms 94 in the UGV
Psalms 94 in the UGV2
Psalms 94 in the UGV3
Psalms 94 in the VBL
Psalms 94 in the VDCC
Psalms 94 in the YALU
Psalms 94 in the YAPE
Psalms 94 in the YBVTP
Psalms 94 in the ZBP