Revelation 10 (BOICB)
1 Ahụrụ m mmụọ ozi ọzọ dị oke egwu ka o si nʼeluigwe na-arịdata. Igwe ojii gbara ya gburugburu. Eke na egwurugwu dịkwa ya nʼisi. Ihu ya na-egbukwa maramara dịka anyanwụ. Ụkwụ ya na-acha dịka ogidi na-enwu ọkụ. 2 O ji akwụkwọ ntakịrị a fụkọtara afụkọta nʼaka ya. Otu ụkwụ ya, nke aka nri ya, ka ọ zọnyere nʼime osimiri, ma ụkwụ nke aka ekpe ya ka ọ zọkwasịrị nʼelu ala. 3 O ji oke olu, nke dara ụda dịka ịgbọ ụja ọdụm, tie mkpu, egbe eluigwe asaa gbara otu mgbe ahụ. 4 Mgbe m chọrọ idetu ihe egbe eluigwe ndị a kwuru, anụrụ m otu olu si nʼeluigwe na-ekwu, “Edela ihe ahụ nʼakwụkwọ, nʼihi na-achọghị ka ndị ọzọ mata okwu ahụ egbe eluigwe ndị ahụ kwuru.” 5 Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ nke m hụrụ zọkwasịrị ụkwụ ya nʼelu osimiri, na nʼala akọrọ ahụ, chịlịri aka ya abụọ elu, 6 were onye ahụ na-adị ndụ mgbe niile ebighị ebi ṅụọ iyi. Ya bụ onye ahụ kere eluigwe na ụwa, na ihe niile dị nʼime ha, na oke osimiri, na ndị niile bi nʼime ha, sị na oge ezuola. Na o kwesikwaghị ka a tufuo oge ọbụla. 7 Nʼụbọchị ahụ, mgbe ndị mmụọ ozi asaa ahụ ga-afụ opi ike ha, ihe omimi niile nke Chineke ga-emezu, dịka ọ gwara ndị ohu ya bụ ndị amụma. 8 Olu nke ahụ m nụrụ mbụ sitere nʼeluigwe gwa m okwu ọzọ, na-asị, “Gaa nara mmụọ ozi ahụ guzo nʼelu oke osimiri na ala akọrọ, akwụkwọ ahụ aseghere aseghe nke o ji nʼaka ya.” 9 Ejekwuru m mmụọ ozi ahụ gwa ya ka o nye m akwụkwọ nta ahụ. Ọ sịrị m, “Nara ya, taa ya. Ọ ga-eme ka afọ gị luo ilu, ma ‘nʼọnụ gị, ọ ga-atọ gị ụtọ dịka mmanụ aṅụ.’” 10 Ya mere, anaara m ya akwụkwọ nta ahụ site nʼaka mmụọ ozi ahụ taa ya. Ọ tọrọ ụtọ dịka mmanụ aṅụ nʼọnụ m, ma mgbe m lodara ya, afọ m bidoro ilu ilu. 11 Mgbe ahụ ha sịrị m, “Ị ghaghị ibu amụma ọzọ banyere ọtụtụ mmadụ, na ọtụtụ mba, na ọtụtụ asụsụ na ọtụtụ ndị eze.”
In Other Versions
Revelation 10 in the ANGEFD
Revelation 10 in the ANTPNG2D
Revelation 10 in the AS21
Revelation 10 in the BAGH
Revelation 10 in the BBPNG
Revelation 10 in the BBT1E
Revelation 10 in the BDS
Revelation 10 in the BEV
Revelation 10 in the BHAD
Revelation 10 in the BIB
Revelation 10 in the BLPT
Revelation 10 in the BNT
Revelation 10 in the BNTABOOT
Revelation 10 in the BNTLV
Revelation 10 in the BOATCB
Revelation 10 in the BOATCB2
Revelation 10 in the BOBCV
Revelation 10 in the BOCNT
Revelation 10 in the BOECS
Revelation 10 in the BOGWICC
Revelation 10 in the BOHCB
Revelation 10 in the BOHCV
Revelation 10 in the BOHLNT
Revelation 10 in the BOHNTLTAL
Revelation 10 in the BOILNTAP
Revelation 10 in the BOITCV
Revelation 10 in the BOKCV
Revelation 10 in the BOKCV2
Revelation 10 in the BOKHWOG
Revelation 10 in the BOKSSV
Revelation 10 in the BOLCB
Revelation 10 in the BOLCB2
Revelation 10 in the BOMCV
Revelation 10 in the BONAV
Revelation 10 in the BONCB
Revelation 10 in the BONLT
Revelation 10 in the BONUT2
Revelation 10 in the BOPLNT
Revelation 10 in the BOSCB
Revelation 10 in the BOSNC
Revelation 10 in the BOTLNT
Revelation 10 in the BOVCB
Revelation 10 in the BOYCB
Revelation 10 in the BPBB
Revelation 10 in the BPH
Revelation 10 in the BSB
Revelation 10 in the CCB
Revelation 10 in the CUV
Revelation 10 in the CUVS
Revelation 10 in the DBT
Revelation 10 in the DGDNT
Revelation 10 in the DHNT
Revelation 10 in the DNT
Revelation 10 in the ELBE
Revelation 10 in the EMTV
Revelation 10 in the ESV
Revelation 10 in the FBV
Revelation 10 in the FEB
Revelation 10 in the GGMNT
Revelation 10 in the GNT
Revelation 10 in the HARY
Revelation 10 in the HNT
Revelation 10 in the IRVA
Revelation 10 in the IRVB
Revelation 10 in the IRVG
Revelation 10 in the IRVH
Revelation 10 in the IRVK
Revelation 10 in the IRVM
Revelation 10 in the IRVM2
Revelation 10 in the IRVO
Revelation 10 in the IRVP
Revelation 10 in the IRVT
Revelation 10 in the IRVT2
Revelation 10 in the IRVU
Revelation 10 in the ISVN
Revelation 10 in the JSNT
Revelation 10 in the KAPI
Revelation 10 in the KBT1ETNIK
Revelation 10 in the KBV
Revelation 10 in the KJV
Revelation 10 in the KNFD
Revelation 10 in the LBA
Revelation 10 in the LBLA
Revelation 10 in the LNT
Revelation 10 in the LSV
Revelation 10 in the MAAL
Revelation 10 in the MBV
Revelation 10 in the MBV2
Revelation 10 in the MHNT
Revelation 10 in the MKNFD
Revelation 10 in the MNG
Revelation 10 in the MNT
Revelation 10 in the MNT2
Revelation 10 in the MRS1T
Revelation 10 in the NAA
Revelation 10 in the NASB
Revelation 10 in the NBLA
Revelation 10 in the NBS
Revelation 10 in the NBVTP
Revelation 10 in the NET2
Revelation 10 in the NIV11
Revelation 10 in the NNT
Revelation 10 in the NNT2
Revelation 10 in the NNT3
Revelation 10 in the PDDPT
Revelation 10 in the PFNT
Revelation 10 in the RMNT
Revelation 10 in the SBIAS
Revelation 10 in the SBIBS
Revelation 10 in the SBIBS2
Revelation 10 in the SBICS
Revelation 10 in the SBIDS
Revelation 10 in the SBIGS
Revelation 10 in the SBIHS
Revelation 10 in the SBIIS
Revelation 10 in the SBIIS2
Revelation 10 in the SBIIS3
Revelation 10 in the SBIKS
Revelation 10 in the SBIKS2
Revelation 10 in the SBIMS
Revelation 10 in the SBIOS
Revelation 10 in the SBIPS
Revelation 10 in the SBISS
Revelation 10 in the SBITS
Revelation 10 in the SBITS2
Revelation 10 in the SBITS3
Revelation 10 in the SBITS4
Revelation 10 in the SBIUS
Revelation 10 in the SBIVS
Revelation 10 in the SBT
Revelation 10 in the SBT1E
Revelation 10 in the SCHL
Revelation 10 in the SNT
Revelation 10 in the SUSU
Revelation 10 in the SUSU2
Revelation 10 in the SYNO
Revelation 10 in the TBIAOTANT
Revelation 10 in the TBT1E
Revelation 10 in the TBT1E2
Revelation 10 in the TFTIP
Revelation 10 in the TFTU
Revelation 10 in the TGNTATF3T
Revelation 10 in the THAI
Revelation 10 in the TNFD
Revelation 10 in the TNT
Revelation 10 in the TNTIK
Revelation 10 in the TNTIL
Revelation 10 in the TNTIN
Revelation 10 in the TNTIP
Revelation 10 in the TNTIZ
Revelation 10 in the TOMA
Revelation 10 in the TTENT
Revelation 10 in the UBG
Revelation 10 in the UGV
Revelation 10 in the UGV2
Revelation 10 in the UGV3
Revelation 10 in the VBL
Revelation 10 in the VDCC
Revelation 10 in the YALU
Revelation 10 in the YAPE
Revelation 10 in the YBVTP
Revelation 10 in the ZBP