Zechariah 3 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, o gosiri m Joshua onyeisi nchụaja ka ọ na-eguzo nʼihu mmụọ ozi nke ONYENWE ANYỊ, na ekwensu ka ọ na-eguzo nʼaka nri ya ibo ya ebubo. 2 ONYENWE ANYỊ sịrị ekwensu, “ONYENWE ANYỊ basiere gị mba ike, gị ekwensu. ONYENWE ANYỊ, onye họpụtara Jerusalem, basiere gị mba ike. Nwoke a, ọ bụghị ọlọkọ ọkụ na-ere ere, nke e si nʼime ọkụ gụpụta?” 3 Mgbe Joshua guzo nʼihu mmụọ ozi ahụ, uwe ya ruru unyi. 4 Mmụọ ozi ahụ gwara ndị ahụ guzo ya nʼihu, “Yipụnụ ya uwe a ruru unyi.”Mgbe ahụ, ọ gwara ya okwu sị, “Lee, ewepụla m mmehie gị, ma ugbu a, aga m eyikwasị gị uwe mmemme ndị a.” 5 Ekwuru m, “Ka ha were ezi akwa okike dị ọcha kee ya nʼisi.” Ya mere ha weere akwa okike dị ọcha kee ya nʼisi, yikwasịkwa ya uwe ọhụrụ. Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ guzokwa nʼebe ahụ. 6 Mgbe ahụ, mmụọ ozi nke ONYENWE ANYỊ nyere Joshua ndụmọdụ sị, 7 “Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Ọ bụrụ na i jee ije nʼụzọ m niile, ọ bụrụkwa na i debe ihe niile m nyere gị nʼiwu, ị ga-abụ onyeisi ezinaụlọ m, ị ga-elekọta ụlọnsọ m anya, aga m enyekwa gị ọnọdụ nʼetiti ndị a niile guzo nʼebe a. 8 “ ‘Gee m ntị, gị Joshua, onyeisi nchụaja na unu ndị nchụaja ndị ọzọ nọ nʼihu gị, ndị bụ ihe ngosi banyere ihe ọma niile nke gaje ịbịa. Agaje m ịkpọta nwaodibo m, onye bụ Ngalaba ahụ. 9 Lee, nkume nke m guzobere nʼihu Joshua. Nkume ahụ nwere akụkụ asaa nʼahụ ya, aga m egbunye akara dee ihe nʼelu ya. Aga m ewezugakwa mmehie nke ala a nʼotu ụbọchị.’ Ọ bụ ihe ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. 10 “ ‘Nʼụbọchị ahụ, onye ọbụla nʼime unu ga-akpọbata mmadụ ibe ya, ka ọ bịa soro ya nọdụ nʼokpuru osisi vaịnị ya, na nʼokpuru osisi fiig ya.’ Otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya.”

In Other Versions

Zechariah 3 in the ANGEFD

Zechariah 3 in the ANTPNG2D

Zechariah 3 in the AS21

Zechariah 3 in the BAGH

Zechariah 3 in the BBPNG

Zechariah 3 in the BBT1E

Zechariah 3 in the BDS

Zechariah 3 in the BEV

Zechariah 3 in the BHAD

Zechariah 3 in the BIB

Zechariah 3 in the BLPT

Zechariah 3 in the BNT

Zechariah 3 in the BNTABOOT

Zechariah 3 in the BNTLV

Zechariah 3 in the BOATCB

Zechariah 3 in the BOATCB2

Zechariah 3 in the BOBCV

Zechariah 3 in the BOCNT

Zechariah 3 in the BOECS

Zechariah 3 in the BOGWICC

Zechariah 3 in the BOHCB

Zechariah 3 in the BOHCV

Zechariah 3 in the BOHLNT

Zechariah 3 in the BOHNTLTAL

Zechariah 3 in the BOILNTAP

Zechariah 3 in the BOITCV

Zechariah 3 in the BOKCV

Zechariah 3 in the BOKCV2

Zechariah 3 in the BOKHWOG

Zechariah 3 in the BOKSSV

Zechariah 3 in the BOLCB

Zechariah 3 in the BOLCB2

Zechariah 3 in the BOMCV

Zechariah 3 in the BONAV

Zechariah 3 in the BONCB

Zechariah 3 in the BONLT

Zechariah 3 in the BONUT2

Zechariah 3 in the BOPLNT

Zechariah 3 in the BOSCB

Zechariah 3 in the BOSNC

Zechariah 3 in the BOTLNT

Zechariah 3 in the BOVCB

Zechariah 3 in the BOYCB

Zechariah 3 in the BPBB

Zechariah 3 in the BPH

Zechariah 3 in the BSB

Zechariah 3 in the CCB

Zechariah 3 in the CUV

Zechariah 3 in the CUVS

Zechariah 3 in the DBT

Zechariah 3 in the DGDNT

Zechariah 3 in the DHNT

Zechariah 3 in the DNT

Zechariah 3 in the ELBE

Zechariah 3 in the EMTV

Zechariah 3 in the ESV

Zechariah 3 in the FBV

Zechariah 3 in the FEB

Zechariah 3 in the GGMNT

Zechariah 3 in the GNT

Zechariah 3 in the HARY

Zechariah 3 in the HNT

Zechariah 3 in the IRVA

Zechariah 3 in the IRVB

Zechariah 3 in the IRVG

Zechariah 3 in the IRVH

Zechariah 3 in the IRVK

Zechariah 3 in the IRVM

Zechariah 3 in the IRVM2

Zechariah 3 in the IRVO

Zechariah 3 in the IRVP

Zechariah 3 in the IRVT

Zechariah 3 in the IRVT2

Zechariah 3 in the IRVU

Zechariah 3 in the ISVN

Zechariah 3 in the JSNT

Zechariah 3 in the KAPI

Zechariah 3 in the KBT1ETNIK

Zechariah 3 in the KBV

Zechariah 3 in the KJV

Zechariah 3 in the KNFD

Zechariah 3 in the LBA

Zechariah 3 in the LBLA

Zechariah 3 in the LNT

Zechariah 3 in the LSV

Zechariah 3 in the MAAL

Zechariah 3 in the MBV

Zechariah 3 in the MBV2

Zechariah 3 in the MHNT

Zechariah 3 in the MKNFD

Zechariah 3 in the MNG

Zechariah 3 in the MNT

Zechariah 3 in the MNT2

Zechariah 3 in the MRS1T

Zechariah 3 in the NAA

Zechariah 3 in the NASB

Zechariah 3 in the NBLA

Zechariah 3 in the NBS

Zechariah 3 in the NBVTP

Zechariah 3 in the NET2

Zechariah 3 in the NIV11

Zechariah 3 in the NNT

Zechariah 3 in the NNT2

Zechariah 3 in the NNT3

Zechariah 3 in the PDDPT

Zechariah 3 in the PFNT

Zechariah 3 in the RMNT

Zechariah 3 in the SBIAS

Zechariah 3 in the SBIBS

Zechariah 3 in the SBIBS2

Zechariah 3 in the SBICS

Zechariah 3 in the SBIDS

Zechariah 3 in the SBIGS

Zechariah 3 in the SBIHS

Zechariah 3 in the SBIIS

Zechariah 3 in the SBIIS2

Zechariah 3 in the SBIIS3

Zechariah 3 in the SBIKS

Zechariah 3 in the SBIKS2

Zechariah 3 in the SBIMS

Zechariah 3 in the SBIOS

Zechariah 3 in the SBIPS

Zechariah 3 in the SBISS

Zechariah 3 in the SBITS

Zechariah 3 in the SBITS2

Zechariah 3 in the SBITS3

Zechariah 3 in the SBITS4

Zechariah 3 in the SBIUS

Zechariah 3 in the SBIVS

Zechariah 3 in the SBT

Zechariah 3 in the SBT1E

Zechariah 3 in the SCHL

Zechariah 3 in the SNT

Zechariah 3 in the SUSU

Zechariah 3 in the SUSU2

Zechariah 3 in the SYNO

Zechariah 3 in the TBIAOTANT

Zechariah 3 in the TBT1E

Zechariah 3 in the TBT1E2

Zechariah 3 in the TFTIP

Zechariah 3 in the TFTU

Zechariah 3 in the TGNTATF3T

Zechariah 3 in the THAI

Zechariah 3 in the TNFD

Zechariah 3 in the TNT

Zechariah 3 in the TNTIK

Zechariah 3 in the TNTIL

Zechariah 3 in the TNTIN

Zechariah 3 in the TNTIP

Zechariah 3 in the TNTIZ

Zechariah 3 in the TOMA

Zechariah 3 in the TTENT

Zechariah 3 in the UBG

Zechariah 3 in the UGV

Zechariah 3 in the UGV2

Zechariah 3 in the UGV3

Zechariah 3 in the VBL

Zechariah 3 in the VDCC

Zechariah 3 in the YALU

Zechariah 3 in the YAPE

Zechariah 3 in the YBVTP

Zechariah 3 in the ZBP