1 Chronicles 2 (BOICB)

1 Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn, 2 Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha. 3 Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela.Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu ONYENWE ANYỊ, nʼihi ya, ONYENWE ANYỊ gburu ya. 4 Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke.Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise. 5 Ụmụ ndị ikom Perez bụ,Hezrọn na Hamul. 6 Zera mụrụ:Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ. 7 Ekan nwa Kami,bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ. 8 Etan mụrụAzaraya. 9 Hezrọn mụtaraJerameel, Ram na Kaleb. 10 Ram mụrụ Aminadab,Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda. 11 Nashọn mụrụ Salma,Salma amụọ Boaz. 12 Boaz amụta Obed,Obed amụọ Jesi. 13 Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụEliab; nke abụọ bụ Abinadab,nke atọ bụ Shimea. 14 Nke anọ bụ Netanel,nke ise bụ Radai, 15 nke isii Ozem,nke asaa Devid. 16 Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel. 17 Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa. 18 Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị aJesha, Shobab na Adọn. 19 Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua. 20 Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel. 21 Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead. 22 Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead. 23 Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu.Ndị a niile bụ ụmụ Makia nna Gilead. 24 Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa. 25 Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija. 26 Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam. 27 Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:Maaz, na Jamin, na Eka. 28 Ụmụ Onam mụrụ bụShamai, na Jada.Shamai mụkwaraNadab, na Abishua. 29 Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid. 30 Ụmụ Nadab mụrụ bụSeled, na Apaim. Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla. 31 Ma Apaim mụtara Ishi.Ishi mụrụ Sheshan, Sheshan amụtakwa Alai. 32 Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,Jeta na Jonatan. Jeta amụtaghị nwa ọbụla, 33 ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:Pelet na Zaza.Ndị a bụ ụmụ Jerameel. 34 Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.O nwere otu ohu bụ onye Ijipt, aha ya bụ Jaha. 35 O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai. 36 Atai mụrụ Netan,Netan mụrụ Zabad, 37 Zabad amụọ Eflal.Nwa Eflal bụ Obed, 38 ma Obed mụrụ Jehu.Jehu amụọ Azaraya. 39 Azaraya bụ nna Helez,Helez mụrụ Eleasa. 40 Eleasa mụrụ Sismai,Sismai amụọ Shalum. 41 Shalum bụ nna Jekamaya,ebe Jekamaya mụrụ Elishama. 42 Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụMesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif,onye mụrụ Maresha nna Hebrọn. 43 Hebrọn mụrụ ndị a:Kora, Tapụọa, Rekem na Shema. 44 Shema mụrụ Raham,onye bụ nna Jokean.Rekem mụrụ Shamai. 45 Ọkpara Shamai bụ Maon,onye mụrụ Bet Zoa. 46 Efaa, iko nwanyị Kaleb,mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez. 47 Jadia mụtara ndị ikom ndị a:Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf. 48 Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:Sheba na Tiahana, 49 ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,Sheva nna Makbena, tinyere Gibea.Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa. 50 Ndị a bụ ụmụ Kaleb. Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ,Shobal, nna Kiriat Jearim, 51 Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea. 52 Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụHaroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot. 53 Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta. 54 Salma mụtara ikwu ndị a:Betlehem, ndị Netofa, ndị Atrot Bet Joab, ụfọdụ ndị Manaha na ndị Zoa. 55 Ụfọdụ ha bụ ikwu ndị ode akwụkwọ, ndị bi nʼobodo Jabez: ndị Tirait, na ndị Shimea, na ndị Suka. Ndị a niile bụ ndị Ken, ndị sitere nʼagbụrụ Hamat, nna ndị ikwu Rekab.

In Other Versions

1 Chronicles 2 in the ANGEFD

1 Chronicles 2 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 2 in the AS21

1 Chronicles 2 in the BAGH

1 Chronicles 2 in the BBPNG

1 Chronicles 2 in the BBT1E

1 Chronicles 2 in the BDS

1 Chronicles 2 in the BEV

1 Chronicles 2 in the BHAD

1 Chronicles 2 in the BIB

1 Chronicles 2 in the BLPT

1 Chronicles 2 in the BNT

1 Chronicles 2 in the BNTABOOT

1 Chronicles 2 in the BNTLV

1 Chronicles 2 in the BOATCB

1 Chronicles 2 in the BOATCB2

1 Chronicles 2 in the BOBCV

1 Chronicles 2 in the BOCNT

1 Chronicles 2 in the BOECS

1 Chronicles 2 in the BOGWICC

1 Chronicles 2 in the BOHCB

1 Chronicles 2 in the BOHCV

1 Chronicles 2 in the BOHLNT

1 Chronicles 2 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 2 in the BOILNTAP

1 Chronicles 2 in the BOITCV

1 Chronicles 2 in the BOKCV

1 Chronicles 2 in the BOKCV2

1 Chronicles 2 in the BOKHWOG

1 Chronicles 2 in the BOKSSV

1 Chronicles 2 in the BOLCB

1 Chronicles 2 in the BOLCB2

1 Chronicles 2 in the BOMCV

1 Chronicles 2 in the BONAV

1 Chronicles 2 in the BONCB

1 Chronicles 2 in the BONLT

1 Chronicles 2 in the BONUT2

1 Chronicles 2 in the BOPLNT

1 Chronicles 2 in the BOSCB

1 Chronicles 2 in the BOSNC

1 Chronicles 2 in the BOTLNT

1 Chronicles 2 in the BOVCB

1 Chronicles 2 in the BOYCB

1 Chronicles 2 in the BPBB

1 Chronicles 2 in the BPH

1 Chronicles 2 in the BSB

1 Chronicles 2 in the CCB

1 Chronicles 2 in the CUV

1 Chronicles 2 in the CUVS

1 Chronicles 2 in the DBT

1 Chronicles 2 in the DGDNT

1 Chronicles 2 in the DHNT

1 Chronicles 2 in the DNT

1 Chronicles 2 in the ELBE

1 Chronicles 2 in the EMTV

1 Chronicles 2 in the ESV

1 Chronicles 2 in the FBV

1 Chronicles 2 in the FEB

1 Chronicles 2 in the GGMNT

1 Chronicles 2 in the GNT

1 Chronicles 2 in the HARY

1 Chronicles 2 in the HNT

1 Chronicles 2 in the IRVA

1 Chronicles 2 in the IRVB

1 Chronicles 2 in the IRVG

1 Chronicles 2 in the IRVH

1 Chronicles 2 in the IRVK

1 Chronicles 2 in the IRVM

1 Chronicles 2 in the IRVM2

1 Chronicles 2 in the IRVO

1 Chronicles 2 in the IRVP

1 Chronicles 2 in the IRVT

1 Chronicles 2 in the IRVT2

1 Chronicles 2 in the IRVU

1 Chronicles 2 in the ISVN

1 Chronicles 2 in the JSNT

1 Chronicles 2 in the KAPI

1 Chronicles 2 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 2 in the KBV

1 Chronicles 2 in the KJV

1 Chronicles 2 in the KNFD

1 Chronicles 2 in the LBA

1 Chronicles 2 in the LBLA

1 Chronicles 2 in the LNT

1 Chronicles 2 in the LSV

1 Chronicles 2 in the MAAL

1 Chronicles 2 in the MBV

1 Chronicles 2 in the MBV2

1 Chronicles 2 in the MHNT

1 Chronicles 2 in the MKNFD

1 Chronicles 2 in the MNG

1 Chronicles 2 in the MNT

1 Chronicles 2 in the MNT2

1 Chronicles 2 in the MRS1T

1 Chronicles 2 in the NAA

1 Chronicles 2 in the NASB

1 Chronicles 2 in the NBLA

1 Chronicles 2 in the NBS

1 Chronicles 2 in the NBVTP

1 Chronicles 2 in the NET2

1 Chronicles 2 in the NIV11

1 Chronicles 2 in the NNT

1 Chronicles 2 in the NNT2

1 Chronicles 2 in the NNT3

1 Chronicles 2 in the PDDPT

1 Chronicles 2 in the PFNT

1 Chronicles 2 in the RMNT

1 Chronicles 2 in the SBIAS

1 Chronicles 2 in the SBIBS

1 Chronicles 2 in the SBIBS2

1 Chronicles 2 in the SBICS

1 Chronicles 2 in the SBIDS

1 Chronicles 2 in the SBIGS

1 Chronicles 2 in the SBIHS

1 Chronicles 2 in the SBIIS

1 Chronicles 2 in the SBIIS2

1 Chronicles 2 in the SBIIS3

1 Chronicles 2 in the SBIKS

1 Chronicles 2 in the SBIKS2

1 Chronicles 2 in the SBIMS

1 Chronicles 2 in the SBIOS

1 Chronicles 2 in the SBIPS

1 Chronicles 2 in the SBISS

1 Chronicles 2 in the SBITS

1 Chronicles 2 in the SBITS2

1 Chronicles 2 in the SBITS3

1 Chronicles 2 in the SBITS4

1 Chronicles 2 in the SBIUS

1 Chronicles 2 in the SBIVS

1 Chronicles 2 in the SBT

1 Chronicles 2 in the SBT1E

1 Chronicles 2 in the SCHL

1 Chronicles 2 in the SNT

1 Chronicles 2 in the SUSU

1 Chronicles 2 in the SUSU2

1 Chronicles 2 in the SYNO

1 Chronicles 2 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 2 in the TBT1E

1 Chronicles 2 in the TBT1E2

1 Chronicles 2 in the TFTIP

1 Chronicles 2 in the TFTU

1 Chronicles 2 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 2 in the THAI

1 Chronicles 2 in the TNFD

1 Chronicles 2 in the TNT

1 Chronicles 2 in the TNTIK

1 Chronicles 2 in the TNTIL

1 Chronicles 2 in the TNTIN

1 Chronicles 2 in the TNTIP

1 Chronicles 2 in the TNTIZ

1 Chronicles 2 in the TOMA

1 Chronicles 2 in the TTENT

1 Chronicles 2 in the UBG

1 Chronicles 2 in the UGV

1 Chronicles 2 in the UGV2

1 Chronicles 2 in the UGV3

1 Chronicles 2 in the VBL

1 Chronicles 2 in the VDCC

1 Chronicles 2 in the YALU

1 Chronicles 2 in the YAPE

1 Chronicles 2 in the YBVTP

1 Chronicles 2 in the ZBP