1 Chronicles 8 (BOICB)
1 Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ:Bela nke mbụ,nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara, 2 nke anọ Noha, na nke ise Rafa. 3 Ndị ikom Bela mụrụ bụAada, Gera, Abihud, 4 Abishua, Neeman, Ahoa, 5 Gera, Shefufan na Huram. 6 Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a: 7 Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud. 8 A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m. 9 Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam, 10 Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. 11 Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal. 12 Elpaal mụrụ ndị a:Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). 13 Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ. 14 Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot, 15 Zebadaya, Arad, Eda, 16 Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya. 17 Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba, 18 Ishmerai, Izlaya na Jobab bụ ụmụ Elpaal. 19 Jakim, Zikri, Zabdi, 20 Elienai, Ziletai, Eliel, 21 Adaya, Beraya na Shimrat bụ ụmụ Shimei. 22 Ishpan, Eba, Eliel, 23 Abdon, Zikri, Hanan, 24 Hananaya, Elam, Antotija, 25 Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak. 26 Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya, 27 Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham. 28 Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 29 Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn.Aha nwunye ya bụ Maaka. 30 Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 31 Gedoa, Ahio na Zeka 32 na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem. 33 Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal. 34 Jonatan mụrụ nwa nwokea na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka. 35 Ụmụ Maịka mụrụ bụ,Piton, Melek, Tarea na Ehaz. 36 Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza. 37 Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel. 38 Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a:Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel. 39 Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ:Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet. 40 Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150.Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
In Other Versions
1 Chronicles 8 in the ANGEFD
1 Chronicles 8 in the ANTPNG2D
1 Chronicles 8 in the AS21
1 Chronicles 8 in the BAGH
1 Chronicles 8 in the BBPNG
1 Chronicles 8 in the BBT1E
1 Chronicles 8 in the BDS
1 Chronicles 8 in the BEV
1 Chronicles 8 in the BHAD
1 Chronicles 8 in the BIB
1 Chronicles 8 in the BLPT
1 Chronicles 8 in the BNT
1 Chronicles 8 in the BNTABOOT
1 Chronicles 8 in the BNTLV
1 Chronicles 8 in the BOATCB
1 Chronicles 8 in the BOATCB2
1 Chronicles 8 in the BOBCV
1 Chronicles 8 in the BOCNT
1 Chronicles 8 in the BOECS
1 Chronicles 8 in the BOGWICC
1 Chronicles 8 in the BOHCB
1 Chronicles 8 in the BOHCV
1 Chronicles 8 in the BOHLNT
1 Chronicles 8 in the BOHNTLTAL
1 Chronicles 8 in the BOILNTAP
1 Chronicles 8 in the BOITCV
1 Chronicles 8 in the BOKCV
1 Chronicles 8 in the BOKCV2
1 Chronicles 8 in the BOKHWOG
1 Chronicles 8 in the BOKSSV
1 Chronicles 8 in the BOLCB
1 Chronicles 8 in the BOLCB2
1 Chronicles 8 in the BOMCV
1 Chronicles 8 in the BONAV
1 Chronicles 8 in the BONCB
1 Chronicles 8 in the BONLT
1 Chronicles 8 in the BONUT2
1 Chronicles 8 in the BOPLNT
1 Chronicles 8 in the BOSCB
1 Chronicles 8 in the BOSNC
1 Chronicles 8 in the BOTLNT
1 Chronicles 8 in the BOVCB
1 Chronicles 8 in the BOYCB
1 Chronicles 8 in the BPBB
1 Chronicles 8 in the BPH
1 Chronicles 8 in the BSB
1 Chronicles 8 in the CCB
1 Chronicles 8 in the CUV
1 Chronicles 8 in the CUVS
1 Chronicles 8 in the DBT
1 Chronicles 8 in the DGDNT
1 Chronicles 8 in the DHNT
1 Chronicles 8 in the DNT
1 Chronicles 8 in the ELBE
1 Chronicles 8 in the EMTV
1 Chronicles 8 in the ESV
1 Chronicles 8 in the FBV
1 Chronicles 8 in the FEB
1 Chronicles 8 in the GGMNT
1 Chronicles 8 in the GNT
1 Chronicles 8 in the HARY
1 Chronicles 8 in the HNT
1 Chronicles 8 in the IRVA
1 Chronicles 8 in the IRVB
1 Chronicles 8 in the IRVG
1 Chronicles 8 in the IRVH
1 Chronicles 8 in the IRVK
1 Chronicles 8 in the IRVM
1 Chronicles 8 in the IRVM2
1 Chronicles 8 in the IRVO
1 Chronicles 8 in the IRVP
1 Chronicles 8 in the IRVT
1 Chronicles 8 in the IRVT2
1 Chronicles 8 in the IRVU
1 Chronicles 8 in the ISVN
1 Chronicles 8 in the JSNT
1 Chronicles 8 in the KAPI
1 Chronicles 8 in the KBT1ETNIK
1 Chronicles 8 in the KBV
1 Chronicles 8 in the KJV
1 Chronicles 8 in the KNFD
1 Chronicles 8 in the LBA
1 Chronicles 8 in the LBLA
1 Chronicles 8 in the LNT
1 Chronicles 8 in the LSV
1 Chronicles 8 in the MAAL
1 Chronicles 8 in the MBV
1 Chronicles 8 in the MBV2
1 Chronicles 8 in the MHNT
1 Chronicles 8 in the MKNFD
1 Chronicles 8 in the MNG
1 Chronicles 8 in the MNT
1 Chronicles 8 in the MNT2
1 Chronicles 8 in the MRS1T
1 Chronicles 8 in the NAA
1 Chronicles 8 in the NASB
1 Chronicles 8 in the NBLA
1 Chronicles 8 in the NBS
1 Chronicles 8 in the NBVTP
1 Chronicles 8 in the NET2
1 Chronicles 8 in the NIV11
1 Chronicles 8 in the NNT
1 Chronicles 8 in the NNT2
1 Chronicles 8 in the NNT3
1 Chronicles 8 in the PDDPT
1 Chronicles 8 in the PFNT
1 Chronicles 8 in the RMNT
1 Chronicles 8 in the SBIAS
1 Chronicles 8 in the SBIBS
1 Chronicles 8 in the SBIBS2
1 Chronicles 8 in the SBICS
1 Chronicles 8 in the SBIDS
1 Chronicles 8 in the SBIGS
1 Chronicles 8 in the SBIHS
1 Chronicles 8 in the SBIIS
1 Chronicles 8 in the SBIIS2
1 Chronicles 8 in the SBIIS3
1 Chronicles 8 in the SBIKS
1 Chronicles 8 in the SBIKS2
1 Chronicles 8 in the SBIMS
1 Chronicles 8 in the SBIOS
1 Chronicles 8 in the SBIPS
1 Chronicles 8 in the SBISS
1 Chronicles 8 in the SBITS
1 Chronicles 8 in the SBITS2
1 Chronicles 8 in the SBITS3
1 Chronicles 8 in the SBITS4
1 Chronicles 8 in the SBIUS
1 Chronicles 8 in the SBIVS
1 Chronicles 8 in the SBT
1 Chronicles 8 in the SBT1E
1 Chronicles 8 in the SCHL
1 Chronicles 8 in the SNT
1 Chronicles 8 in the SUSU
1 Chronicles 8 in the SUSU2
1 Chronicles 8 in the SYNO
1 Chronicles 8 in the TBIAOTANT
1 Chronicles 8 in the TBT1E
1 Chronicles 8 in the TBT1E2
1 Chronicles 8 in the TFTIP
1 Chronicles 8 in the TFTU
1 Chronicles 8 in the TGNTATF3T
1 Chronicles 8 in the THAI
1 Chronicles 8 in the TNFD
1 Chronicles 8 in the TNT
1 Chronicles 8 in the TNTIK
1 Chronicles 8 in the TNTIL
1 Chronicles 8 in the TNTIN
1 Chronicles 8 in the TNTIP
1 Chronicles 8 in the TNTIZ
1 Chronicles 8 in the TOMA
1 Chronicles 8 in the TTENT
1 Chronicles 8 in the UBG
1 Chronicles 8 in the UGV
1 Chronicles 8 in the UGV2
1 Chronicles 8 in the UGV3
1 Chronicles 8 in the VBL
1 Chronicles 8 in the VDCC
1 Chronicles 8 in the YALU
1 Chronicles 8 in the YAPE
1 Chronicles 8 in the YBVTP
1 Chronicles 8 in the ZBP