Ecclesiastes 1 (BOICB)
1 Okwu onye ozizi, nwa Devid, onye bụ eze na Jerusalem. 2 Ihe efu, ihe niile bụ ihe efuka onye ozizi na-ekwu.Ihe na-enweghị isi ka ihe niile bụ.Ihe niile bụ nnọọ ihe efu. 3 Olee uru mmadụ na-enweta site na ndọgbu niileọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ? 4 Otu ọgbọ laa, ọgbọ ọzọ abịa,ma ụwa na-adịgide ruo ebighị ebi. 5 Anyanwụ na-awa, na-adakwa,ma mee ngwangwa laghachi ebe o si awapụta. 6 Ifufe na-efe gaa na ndịda;feekwa gburugburu gaa nʼugwu,ọ na-efegharị gburugburu ebe niile;na-efe na-enweghịkwa nsọtụ. 7 Mmiri dị nʼiyi niile na-asọbanye nʼoke osimirima oke osimiri ejughị eju.Emesịakwa, mmiri ndị a na-alọghachi nʼiyi ndị a,malitekwa ịsọkwa na-aga nʼosimiri. 8 Ihe niile nọ na-adọgbu onwe ha nʼọrụ;ọnụ apụghị ịkọ ụdị ike ọgwụgwụ dịnụ.Otu ọbụla anyị si lee anya, afọ adịghị eju anya anyị.Afọ adịghịkwa eju ntị anyị ịnụ ihe, na ige ntị. 9 Ihe ọbụla nke dịrịla na mbụ ga-adịkwa ọzọ.Ihe ndị mmadụ mere nʼoge gara aga ka a ga-emekwa ọzọ.Ọ dịkwaghị ihe ọhụrụ ọbụla dị nʼokpuru anyanwụ. 10 Ọ dị ihe enwere ike ikwu sị,“Lee, ihe a bụ ihe ọhụrụ”?Ọ bụ ihe dịịrị nʼoge gara aga,nʼoge ndị garalarị tupu oge anyị. 11 Anaghị echeta ndị mgbe ochie,otu aka ahụ kwa, ọgbọ na-abịa abịandị ga-eso haagakwaghị echeta ha. 12 Mụ onwe m bụ onye nkuzi, bụrịị eze Izrel nʼime Jerusalem. 13 Ekpebiri m, were onwe m nye, iji amamihe nnyochapụta ihe m nwere ike ịmata banyere ihe niile a na-eme nʼime ụwa. Olee ụdị ibu arọ bụ nke a, nke Chineke bokwasịrị ụmụ mmadụ? 14 Enyochaala m ihe niile a na-eme nʼụwa chọpụta na ha enweghị isi. Ọ dị ka mmadụ ịchụgharị ifufe. 15 Ihe gbagọrọ agbagọ, apụghị ime ya ka ọ dizie.Ihe na-ezughị ezu, enweghị ike ịgụta ha ọnụ. 16 Echere m nʼime obi m sị, “Lee anya! Aghọọla m onye ukwu, bụrụ onye maara ihe karịa ndị eze niile chịrịla na Jerusalem. Enweela m amamihe nʼebe ọ dị ukwu, babigakwa ụba oke nʼihe ọmụma.” 17 Nʼihi ya, agbalịsiri m ike ịmụta ihe dị iche nʼetiti ihe ọmụma, na ịyị ara na nzuzu. Ma ihe m chọpụtara bụ na ọ baghị uru. Ọ dị ka itufu oge ịchọ ụzọ ijide ifufe. 18 Nʼihi na mgbe amamihe na-aba ụba, mgbe ahụ ka iwe na ọnụma na-ejupụta,oke ihe ọmụma na-ewetakwa oke ihe mgbu.
In Other Versions
Ecclesiastes 1 in the ANGEFD
Ecclesiastes 1 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 1 in the AS21
Ecclesiastes 1 in the BAGH
Ecclesiastes 1 in the BBPNG
Ecclesiastes 1 in the BBT1E
Ecclesiastes 1 in the BDS
Ecclesiastes 1 in the BEV
Ecclesiastes 1 in the BHAD
Ecclesiastes 1 in the BIB
Ecclesiastes 1 in the BLPT
Ecclesiastes 1 in the BNT
Ecclesiastes 1 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 1 in the BNTLV
Ecclesiastes 1 in the BOATCB
Ecclesiastes 1 in the BOATCB2
Ecclesiastes 1 in the BOBCV
Ecclesiastes 1 in the BOCNT
Ecclesiastes 1 in the BOECS
Ecclesiastes 1 in the BOGWICC
Ecclesiastes 1 in the BOHCB
Ecclesiastes 1 in the BOHCV
Ecclesiastes 1 in the BOHLNT
Ecclesiastes 1 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 1 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 1 in the BOITCV
Ecclesiastes 1 in the BOKCV
Ecclesiastes 1 in the BOKCV2
Ecclesiastes 1 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 1 in the BOKSSV
Ecclesiastes 1 in the BOLCB
Ecclesiastes 1 in the BOLCB2
Ecclesiastes 1 in the BOMCV
Ecclesiastes 1 in the BONAV
Ecclesiastes 1 in the BONCB
Ecclesiastes 1 in the BONLT
Ecclesiastes 1 in the BONUT2
Ecclesiastes 1 in the BOPLNT
Ecclesiastes 1 in the BOSCB
Ecclesiastes 1 in the BOSNC
Ecclesiastes 1 in the BOTLNT
Ecclesiastes 1 in the BOVCB
Ecclesiastes 1 in the BOYCB
Ecclesiastes 1 in the BPBB
Ecclesiastes 1 in the BPH
Ecclesiastes 1 in the BSB
Ecclesiastes 1 in the CCB
Ecclesiastes 1 in the CUV
Ecclesiastes 1 in the CUVS
Ecclesiastes 1 in the DBT
Ecclesiastes 1 in the DGDNT
Ecclesiastes 1 in the DHNT
Ecclesiastes 1 in the DNT
Ecclesiastes 1 in the ELBE
Ecclesiastes 1 in the EMTV
Ecclesiastes 1 in the ESV
Ecclesiastes 1 in the FBV
Ecclesiastes 1 in the FEB
Ecclesiastes 1 in the GGMNT
Ecclesiastes 1 in the GNT
Ecclesiastes 1 in the HARY
Ecclesiastes 1 in the HNT
Ecclesiastes 1 in the IRVA
Ecclesiastes 1 in the IRVB
Ecclesiastes 1 in the IRVG
Ecclesiastes 1 in the IRVH
Ecclesiastes 1 in the IRVK
Ecclesiastes 1 in the IRVM
Ecclesiastes 1 in the IRVM2
Ecclesiastes 1 in the IRVO
Ecclesiastes 1 in the IRVP
Ecclesiastes 1 in the IRVT
Ecclesiastes 1 in the IRVT2
Ecclesiastes 1 in the IRVU
Ecclesiastes 1 in the ISVN
Ecclesiastes 1 in the JSNT
Ecclesiastes 1 in the KAPI
Ecclesiastes 1 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 1 in the KBV
Ecclesiastes 1 in the KJV
Ecclesiastes 1 in the KNFD
Ecclesiastes 1 in the LBA
Ecclesiastes 1 in the LBLA
Ecclesiastes 1 in the LNT
Ecclesiastes 1 in the LSV
Ecclesiastes 1 in the MAAL
Ecclesiastes 1 in the MBV
Ecclesiastes 1 in the MBV2
Ecclesiastes 1 in the MHNT
Ecclesiastes 1 in the MKNFD
Ecclesiastes 1 in the MNG
Ecclesiastes 1 in the MNT
Ecclesiastes 1 in the MNT2
Ecclesiastes 1 in the MRS1T
Ecclesiastes 1 in the NAA
Ecclesiastes 1 in the NASB
Ecclesiastes 1 in the NBLA
Ecclesiastes 1 in the NBS
Ecclesiastes 1 in the NBVTP
Ecclesiastes 1 in the NET2
Ecclesiastes 1 in the NIV11
Ecclesiastes 1 in the NNT
Ecclesiastes 1 in the NNT2
Ecclesiastes 1 in the NNT3
Ecclesiastes 1 in the PDDPT
Ecclesiastes 1 in the PFNT
Ecclesiastes 1 in the RMNT
Ecclesiastes 1 in the SBIAS
Ecclesiastes 1 in the SBIBS
Ecclesiastes 1 in the SBIBS2
Ecclesiastes 1 in the SBICS
Ecclesiastes 1 in the SBIDS
Ecclesiastes 1 in the SBIGS
Ecclesiastes 1 in the SBIHS
Ecclesiastes 1 in the SBIIS
Ecclesiastes 1 in the SBIIS2
Ecclesiastes 1 in the SBIIS3
Ecclesiastes 1 in the SBIKS
Ecclesiastes 1 in the SBIKS2
Ecclesiastes 1 in the SBIMS
Ecclesiastes 1 in the SBIOS
Ecclesiastes 1 in the SBIPS
Ecclesiastes 1 in the SBISS
Ecclesiastes 1 in the SBITS
Ecclesiastes 1 in the SBITS2
Ecclesiastes 1 in the SBITS3
Ecclesiastes 1 in the SBITS4
Ecclesiastes 1 in the SBIUS
Ecclesiastes 1 in the SBIVS
Ecclesiastes 1 in the SBT
Ecclesiastes 1 in the SBT1E
Ecclesiastes 1 in the SCHL
Ecclesiastes 1 in the SNT
Ecclesiastes 1 in the SUSU
Ecclesiastes 1 in the SUSU2
Ecclesiastes 1 in the SYNO
Ecclesiastes 1 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 1 in the TBT1E
Ecclesiastes 1 in the TBT1E2
Ecclesiastes 1 in the TFTIP
Ecclesiastes 1 in the TFTU
Ecclesiastes 1 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 1 in the THAI
Ecclesiastes 1 in the TNFD
Ecclesiastes 1 in the TNT
Ecclesiastes 1 in the TNTIK
Ecclesiastes 1 in the TNTIL
Ecclesiastes 1 in the TNTIN
Ecclesiastes 1 in the TNTIP
Ecclesiastes 1 in the TNTIZ
Ecclesiastes 1 in the TOMA
Ecclesiastes 1 in the TTENT
Ecclesiastes 1 in the UBG
Ecclesiastes 1 in the UGV
Ecclesiastes 1 in the UGV2
Ecclesiastes 1 in the UGV3
Ecclesiastes 1 in the VBL
Ecclesiastes 1 in the VDCC
Ecclesiastes 1 in the YALU
Ecclesiastes 1 in the YAPE
Ecclesiastes 1 in the YBVTP
Ecclesiastes 1 in the ZBP