Ezekiel 35 (BOICB)

1 Okwu ONYENWE ANYỊ ruru m ntị, sị, 2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu imegide nʼugwu Sia, buo amụma megide ya, 3 sị ya, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị: Mụ onwe m na-emegide gị, gị ugwu Sia. Aga m esetikwa aka m imegide gị, mee gị ka ị ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu. 4 Obodo gị niile ka m ga-eme ka ha ghọọ mkpọmkpọ ebe, gị onwe gị ga-abụkwa ebe tọgbọrọ nʼefu. Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ. 5 “ ‘Nʼihi na i sitere nʼiro ahụ dị gị nʼobi siterịị na mgbe ochie rara ụmụ Izrel nye nʼaka mma agha, nʼoge ha nọ na-ahụju anya, nʼoge ahụ ịta ahụhụ nke ajọ omume ruru nʼogo dị ukwuu. 6 Nʼihi nke a, ebe m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwubiri, aga m enyefe gị nʼaka ndị na-awụsi ọbara. Ọbara ga-achụkwa gị ọsọ. Ebe ọ bụ na ị kpọghị iwusi ọbara asị, ọbara a ga-awụsị nʼime gị ga-achụ gị ọsọ. 7 Aga m eme ka ugwu Sia ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu. Aga m esitekwa nʼime ya bipụ ndị na-abata abata, na ndị na-apụ apụ. 8 Ugwu ukwu gị niile ga-ejupụta nʼozu ndị nwụrụ anwụ, ugwu nta niile, na ndagwurugwu niile na mgbawara niile dị nʼala ga-ejupụta nʼozu ndị e ji mma agha gbuo. 9 Ị gaghị ebulitekwa isi gị ọzọ. Ebe tọgbọrọ nʼefu ka ị ga-abụ ruo ebighị ebi. A gaghị ewuzikwa obodo gị ọzọ. Ị ga-amatakwa na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ. 10 “ ‘Nʼihi na ị sịrị, “Mba abụọ ndị a, na ala abụọ ndị a ga-abụ nke anyị, anyị ga-enweta ha,” nʼagbanyeghị na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ nọ nʼebe ahụ. 11 Nʼihi ya, ebe m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwubiri, aga m emeso gị mmeso dịka ịba ụba nke iwe gị na ekworo gị si dị, bụ nke i gosiri mgbe ị kpọrọ ha asị. Aga m emekwa ka ha mata onye m bụ, mgbe m kpesịrị gị ikpe. 12 Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ nụrụ okwu ọjọọ ndị ahụ niile i kwuru megide ugwu Izrel niile, na-asị, “E meela ha ebe tọgbọrọ nʼefu, ewerela ha nyefee anyị nʼaka ka anyị dọgbuo ha.” 13 Unu nyakwara isi megide m, kwuo okwu kwugide m dịka o si dị unu mma. Anụkwara m ihe niile unu kwuru. 14 Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị, Mgbe ụwa niile na-aṅụrị ọṅụ ka m ga-eme ka ị ghọọ mkpọmkpọ ebe. 15 Dịka ị ṅụrịrị ọṅụ mgbe ihe nketa Izrel ghọrọ mkpọmkpọ ebe, otu a ka m ga-esi mesoo gị mmeso. Ị ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ nʼefu, gị ugwu Sia, gị na ndị Edọm niile. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ.’ ”

In Other Versions

Ezekiel 35 in the ANGEFD

Ezekiel 35 in the ANTPNG2D

Ezekiel 35 in the AS21

Ezekiel 35 in the BAGH

Ezekiel 35 in the BBPNG

Ezekiel 35 in the BBT1E

Ezekiel 35 in the BDS

Ezekiel 35 in the BEV

Ezekiel 35 in the BHAD

Ezekiel 35 in the BIB

Ezekiel 35 in the BLPT

Ezekiel 35 in the BNT

Ezekiel 35 in the BNTABOOT

Ezekiel 35 in the BNTLV

Ezekiel 35 in the BOATCB

Ezekiel 35 in the BOATCB2

Ezekiel 35 in the BOBCV

Ezekiel 35 in the BOCNT

Ezekiel 35 in the BOECS

Ezekiel 35 in the BOGWICC

Ezekiel 35 in the BOHCB

Ezekiel 35 in the BOHCV

Ezekiel 35 in the BOHLNT

Ezekiel 35 in the BOHNTLTAL

Ezekiel 35 in the BOILNTAP

Ezekiel 35 in the BOITCV

Ezekiel 35 in the BOKCV

Ezekiel 35 in the BOKCV2

Ezekiel 35 in the BOKHWOG

Ezekiel 35 in the BOKSSV

Ezekiel 35 in the BOLCB

Ezekiel 35 in the BOLCB2

Ezekiel 35 in the BOMCV

Ezekiel 35 in the BONAV

Ezekiel 35 in the BONCB

Ezekiel 35 in the BONLT

Ezekiel 35 in the BONUT2

Ezekiel 35 in the BOPLNT

Ezekiel 35 in the BOSCB

Ezekiel 35 in the BOSNC

Ezekiel 35 in the BOTLNT

Ezekiel 35 in the BOVCB

Ezekiel 35 in the BOYCB

Ezekiel 35 in the BPBB

Ezekiel 35 in the BPH

Ezekiel 35 in the BSB

Ezekiel 35 in the CCB

Ezekiel 35 in the CUV

Ezekiel 35 in the CUVS

Ezekiel 35 in the DBT

Ezekiel 35 in the DGDNT

Ezekiel 35 in the DHNT

Ezekiel 35 in the DNT

Ezekiel 35 in the ELBE

Ezekiel 35 in the EMTV

Ezekiel 35 in the ESV

Ezekiel 35 in the FBV

Ezekiel 35 in the FEB

Ezekiel 35 in the GGMNT

Ezekiel 35 in the GNT

Ezekiel 35 in the HARY

Ezekiel 35 in the HNT

Ezekiel 35 in the IRVA

Ezekiel 35 in the IRVB

Ezekiel 35 in the IRVG

Ezekiel 35 in the IRVH

Ezekiel 35 in the IRVK

Ezekiel 35 in the IRVM

Ezekiel 35 in the IRVM2

Ezekiel 35 in the IRVO

Ezekiel 35 in the IRVP

Ezekiel 35 in the IRVT

Ezekiel 35 in the IRVT2

Ezekiel 35 in the IRVU

Ezekiel 35 in the ISVN

Ezekiel 35 in the JSNT

Ezekiel 35 in the KAPI

Ezekiel 35 in the KBT1ETNIK

Ezekiel 35 in the KBV

Ezekiel 35 in the KJV

Ezekiel 35 in the KNFD

Ezekiel 35 in the LBA

Ezekiel 35 in the LBLA

Ezekiel 35 in the LNT

Ezekiel 35 in the LSV

Ezekiel 35 in the MAAL

Ezekiel 35 in the MBV

Ezekiel 35 in the MBV2

Ezekiel 35 in the MHNT

Ezekiel 35 in the MKNFD

Ezekiel 35 in the MNG

Ezekiel 35 in the MNT

Ezekiel 35 in the MNT2

Ezekiel 35 in the MRS1T

Ezekiel 35 in the NAA

Ezekiel 35 in the NASB

Ezekiel 35 in the NBLA

Ezekiel 35 in the NBS

Ezekiel 35 in the NBVTP

Ezekiel 35 in the NET2

Ezekiel 35 in the NIV11

Ezekiel 35 in the NNT

Ezekiel 35 in the NNT2

Ezekiel 35 in the NNT3

Ezekiel 35 in the PDDPT

Ezekiel 35 in the PFNT

Ezekiel 35 in the RMNT

Ezekiel 35 in the SBIAS

Ezekiel 35 in the SBIBS

Ezekiel 35 in the SBIBS2

Ezekiel 35 in the SBICS

Ezekiel 35 in the SBIDS

Ezekiel 35 in the SBIGS

Ezekiel 35 in the SBIHS

Ezekiel 35 in the SBIIS

Ezekiel 35 in the SBIIS2

Ezekiel 35 in the SBIIS3

Ezekiel 35 in the SBIKS

Ezekiel 35 in the SBIKS2

Ezekiel 35 in the SBIMS

Ezekiel 35 in the SBIOS

Ezekiel 35 in the SBIPS

Ezekiel 35 in the SBISS

Ezekiel 35 in the SBITS

Ezekiel 35 in the SBITS2

Ezekiel 35 in the SBITS3

Ezekiel 35 in the SBITS4

Ezekiel 35 in the SBIUS

Ezekiel 35 in the SBIVS

Ezekiel 35 in the SBT

Ezekiel 35 in the SBT1E

Ezekiel 35 in the SCHL

Ezekiel 35 in the SNT

Ezekiel 35 in the SUSU

Ezekiel 35 in the SUSU2

Ezekiel 35 in the SYNO

Ezekiel 35 in the TBIAOTANT

Ezekiel 35 in the TBT1E

Ezekiel 35 in the TBT1E2

Ezekiel 35 in the TFTIP

Ezekiel 35 in the TFTU

Ezekiel 35 in the TGNTATF3T

Ezekiel 35 in the THAI

Ezekiel 35 in the TNFD

Ezekiel 35 in the TNT

Ezekiel 35 in the TNTIK

Ezekiel 35 in the TNTIL

Ezekiel 35 in the TNTIN

Ezekiel 35 in the TNTIP

Ezekiel 35 in the TNTIZ

Ezekiel 35 in the TOMA

Ezekiel 35 in the TTENT

Ezekiel 35 in the UBG

Ezekiel 35 in the UGV

Ezekiel 35 in the UGV2

Ezekiel 35 in the UGV3

Ezekiel 35 in the VBL

Ezekiel 35 in the VDCC

Ezekiel 35 in the YALU

Ezekiel 35 in the YAPE

Ezekiel 35 in the YBVTP

Ezekiel 35 in the ZBP