Ezra 2 (BOICB)

1 Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa Babilọn. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke ha. 2 Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana. Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel bụ nke a: 3 Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172). 4 Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372). 5 Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775). 6 Ụmụ Pahat-Moab (site nʼụmụ Jeshua na Joab), dị puku abụọ na narị asatọ na iri na abụọ (2,812). 7 Ụmụ Elam, otu puku na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 8 Ụmụ Zatu, narị itoolu na iri anọ na ise (945). 9 Ụmụ Zakai, narị asaa na iri isii (760). 10 Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642). 11 Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623). 12 Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222). 13 Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666). 14 Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056). 15 Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454). 16 Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98). 17 Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323). 18 Ụmụ Jora, otu narị na iri na abụọ (112). 19 Ụmụ Hashum, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 20 Ụmụ Giba, iri itoolu na ise (95). 21 Ndị ikom Betlehem, otu narị na iri abụọ na atọ (123). 22 Ndị ikom Netofa, iri ise na isii (56). 23 Ndị ikom Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128). 24 Ndị ikom Azmavet, iri anọ na abụọ (42). 25 Ndị ikom Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743). 26 Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621). 27 Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122). 28 Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 29 Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52). 30 Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156). 31 Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 32 Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320). 33 Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725). 34 Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345). 35 Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630). 36 Ndị nchụaja:ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973) 37 ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052) 38 ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247) 39 ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107). 40 Ndị Livayị:Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74). 41 Ndị ọbụ abụ:Ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri abụọ na asatọ (128). 42 Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139). 43 Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ:Ndị agbụrụ Ziha, Hasufa na ndị Tabaot, 44 Keros, Siaha, Padon, 45 Lebana, Hagaba, Akub, 46 Hagab, Shalmai, Hanan, 47 Gidel, Gaha, Reaya, 48 Rezin, Nekoda, Gazam, 49 Ụza, Pasea Besai, 50 Asna, Meunim, Nefusim, 51 Bakbuk, Hakufa, Hahua, 52 Bazlut, Mehida, Hasha, 53 Bakos, Sisera, Tema, 54 Nezaya na Hatifa. 55 Agbụrụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi,ya bụ ndị agbụrụ Sotai, Hasoferet, Peruda, 56 Jaala, Dakon, Gidel 57 Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami. 58 Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). 59 Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel. 60 Ndị agbụrụ Delaya, Tobaya na Nekoda, narị isii na iri ise na abụọ (652). 61 Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja:Ndị agbụrụ Hobaya, Hakoz na Bazilai, nwoke lụrụ ada Bazilai onye Gilead, a kpọọ ya aha nʼaha ha. 62 Ndị a chọrọ ebe e depụtara usoro ọmụmụ ha nʼakwụkwọ, ma ha achọtaghị ha, nʼihi ya, e wepụrụ ha nʼọrụ nchụaja dịka ndị na-adịghị ọcha. 63 Onyeisi ọchịchị nyere iwu ka ha ghara iri ihe dịkarịsịrị nsọ tutu ruo mgbe e nwere onye nchụaja na-eji Urim na Tumim ajụta ase. 64 Nkpọkọta ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị iri puku anọ na abụọ, na narị atọ, na iri isii (42,360), 65 nke a agụnyeghị ndị ohu ndị ikom na ndị inyom dị puku asaa na narị atọ na iri atọ na asaa (7,337), ndị ikom na ndị inyom, ndị ọbụ abụ dị narị abụọ (200). 66 Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ebe ịnyịnya muul dị narị abụọ na iri anọ na ise (245). 67 Ịnyịnya kamel ha dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa, na iri abụọ (6,720). 68 Mgbe ha bịarutere nʼụlọ ONYENWE ANYỊ dị na Jerusalem, ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ Chineke ka o guzo nʼọnọdụ ya. 69 Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000), maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000) na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100). 70 Ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị Izrel niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha.

In Other Versions

Ezra 2 in the ANGEFD

Ezra 2 in the ANTPNG2D

Ezra 2 in the AS21

Ezra 2 in the BAGH

Ezra 2 in the BBPNG

Ezra 2 in the BBT1E

Ezra 2 in the BDS

Ezra 2 in the BEV

Ezra 2 in the BHAD

Ezra 2 in the BIB

Ezra 2 in the BLPT

Ezra 2 in the BNT

Ezra 2 in the BNTABOOT

Ezra 2 in the BNTLV

Ezra 2 in the BOATCB

Ezra 2 in the BOATCB2

Ezra 2 in the BOBCV

Ezra 2 in the BOCNT

Ezra 2 in the BOECS

Ezra 2 in the BOGWICC

Ezra 2 in the BOHCB

Ezra 2 in the BOHCV

Ezra 2 in the BOHLNT

Ezra 2 in the BOHNTLTAL

Ezra 2 in the BOILNTAP

Ezra 2 in the BOITCV

Ezra 2 in the BOKCV

Ezra 2 in the BOKCV2

Ezra 2 in the BOKHWOG

Ezra 2 in the BOKSSV

Ezra 2 in the BOLCB

Ezra 2 in the BOLCB2

Ezra 2 in the BOMCV

Ezra 2 in the BONAV

Ezra 2 in the BONCB

Ezra 2 in the BONLT

Ezra 2 in the BONUT2

Ezra 2 in the BOPLNT

Ezra 2 in the BOSCB

Ezra 2 in the BOSNC

Ezra 2 in the BOTLNT

Ezra 2 in the BOVCB

Ezra 2 in the BOYCB

Ezra 2 in the BPBB

Ezra 2 in the BPH

Ezra 2 in the BSB

Ezra 2 in the CCB

Ezra 2 in the CUV

Ezra 2 in the CUVS

Ezra 2 in the DBT

Ezra 2 in the DGDNT

Ezra 2 in the DHNT

Ezra 2 in the DNT

Ezra 2 in the ELBE

Ezra 2 in the EMTV

Ezra 2 in the ESV

Ezra 2 in the FBV

Ezra 2 in the FEB

Ezra 2 in the GGMNT

Ezra 2 in the GNT

Ezra 2 in the HARY

Ezra 2 in the HNT

Ezra 2 in the IRVA

Ezra 2 in the IRVB

Ezra 2 in the IRVG

Ezra 2 in the IRVH

Ezra 2 in the IRVK

Ezra 2 in the IRVM

Ezra 2 in the IRVM2

Ezra 2 in the IRVO

Ezra 2 in the IRVP

Ezra 2 in the IRVT

Ezra 2 in the IRVT2

Ezra 2 in the IRVU

Ezra 2 in the ISVN

Ezra 2 in the JSNT

Ezra 2 in the KAPI

Ezra 2 in the KBT1ETNIK

Ezra 2 in the KBV

Ezra 2 in the KJV

Ezra 2 in the KNFD

Ezra 2 in the LBA

Ezra 2 in the LBLA

Ezra 2 in the LNT

Ezra 2 in the LSV

Ezra 2 in the MAAL

Ezra 2 in the MBV

Ezra 2 in the MBV2

Ezra 2 in the MHNT

Ezra 2 in the MKNFD

Ezra 2 in the MNG

Ezra 2 in the MNT

Ezra 2 in the MNT2

Ezra 2 in the MRS1T

Ezra 2 in the NAA

Ezra 2 in the NASB

Ezra 2 in the NBLA

Ezra 2 in the NBS

Ezra 2 in the NBVTP

Ezra 2 in the NET2

Ezra 2 in the NIV11

Ezra 2 in the NNT

Ezra 2 in the NNT2

Ezra 2 in the NNT3

Ezra 2 in the PDDPT

Ezra 2 in the PFNT

Ezra 2 in the RMNT

Ezra 2 in the SBIAS

Ezra 2 in the SBIBS

Ezra 2 in the SBIBS2

Ezra 2 in the SBICS

Ezra 2 in the SBIDS

Ezra 2 in the SBIGS

Ezra 2 in the SBIHS

Ezra 2 in the SBIIS

Ezra 2 in the SBIIS2

Ezra 2 in the SBIIS3

Ezra 2 in the SBIKS

Ezra 2 in the SBIKS2

Ezra 2 in the SBIMS

Ezra 2 in the SBIOS

Ezra 2 in the SBIPS

Ezra 2 in the SBISS

Ezra 2 in the SBITS

Ezra 2 in the SBITS2

Ezra 2 in the SBITS3

Ezra 2 in the SBITS4

Ezra 2 in the SBIUS

Ezra 2 in the SBIVS

Ezra 2 in the SBT

Ezra 2 in the SBT1E

Ezra 2 in the SCHL

Ezra 2 in the SNT

Ezra 2 in the SUSU

Ezra 2 in the SUSU2

Ezra 2 in the SYNO

Ezra 2 in the TBIAOTANT

Ezra 2 in the TBT1E

Ezra 2 in the TBT1E2

Ezra 2 in the TFTIP

Ezra 2 in the TFTU

Ezra 2 in the TGNTATF3T

Ezra 2 in the THAI

Ezra 2 in the TNFD

Ezra 2 in the TNT

Ezra 2 in the TNTIK

Ezra 2 in the TNTIL

Ezra 2 in the TNTIN

Ezra 2 in the TNTIP

Ezra 2 in the TNTIZ

Ezra 2 in the TOMA

Ezra 2 in the TTENT

Ezra 2 in the UBG

Ezra 2 in the UGV

Ezra 2 in the UGV2

Ezra 2 in the UGV3

Ezra 2 in the VBL

Ezra 2 in the VDCC

Ezra 2 in the YALU

Ezra 2 in the YAPE

Ezra 2 in the YBVTP

Ezra 2 in the ZBP