Galatians 6 (BOICB)
1 Ụmụnna m, ọ bụrụ na-anwude onye ọbụla dabara na mmehie, unu onwe unu bụ ndị Mmụọ na-achị kwesiri iji mmụọ nke ịdị nwayọọ na obi dị umeala nyere onye ahụ aka, ime ka ọ gazie nʼezi ụzọ. Ma lezienụ onwe unu anya, onye ọbụla nʼime unu, nʼihi na a pụrụ ịnwakwa unu. 2 Na-eburịtanụ nsogbu dịrị ibe unu, ma site nʼotu a ka unu nwee ike debezuo iwu Kraịst. 3 Ọ bụrụ na onye ọbụla na-eche na o nwere ihe ya bụ mgbe o nweghị ihe ọ bụ, onye ahụ na-eduhie onwe ya ụzọ. 4 Ka onye ọbụla nyocha ọrụ ya, ma ọ bụrụ na ọrụ ya dị mma, mgbe ahụ ka ọ ga-enwe ihe ịnya isi nʼime onwe ya na-abụghị nʼebe ọrụ onye ọzọ dị. 5 Nʼihi na onye ọbụla ga-ebu ibu nke dịịrị ya. 6 Ka onye a na-akụziri okwu ahụ jisie ike ka ya na onye nkuzi ya na-ekekọ ezi ihe niile. 7 Unu ekwela ka e duhie unu, nʼihi na mmadụ ọbụla apụghị ịkwa Chineke emo. Mkpụrụ ọbụla mmadụ kụrụ ka ọ na-aghọrọ. 8 Ọ bụrụ na mmadụ akụọ mkpụrụ nke anụ ahụ, ọ ga-esikwa nʼanụ ahụ ghọta mmebi, ma ọ bụrụ na mmadụ akụọ mkpụrụ nke Mmụọ, ọ ga-esitekwa na Mmụọ ghọta ndụ ebighị ebi. 9 Ya mere, ka ike ghara ịgwụ anyị ime ihe ọma. Nʼihi na mgbe e mesiri, mgbe oge ya ruru, anyị ga-eweta ngọzị dị ukwuu dị ka ihe ubi, ma ọ bụrụ na anyị adaghị mba. 10 Nʼihi nke a, mgbe anyị nwere oghere ka anyị na-emere mmadụ niile ihe ọma, ọkachasị nʼebe ndị ezinaụlọ nke okwukwe anyị nọ. 11 Leenu otu mkpụrụ akwụkwọ m ji aka m dee nʼakwụkwọ ozi a si gbaa okpotokpo. 12 Ọ bụ ndị na-achọ ka a hụ ha nʼanụ ahụ, bụ ndị ga-amanye unu ka e bie unu ugwu, naanị ihe ha ji eme otu a bụ ka a ghara ịkpagbu ha nʼihi obe Kraịst. 13 Ọ bụladị ndị kwere ka e bie ha ugwu, anaghị edebe iwu, kama ha chọrọ ka e bie unu ugwu ka ha nwee ike jiri ya nyaa isi nʼanụ ahụ. 14 Ka m gharakwa ịnya isi nʼihe ọbụla karịakwa nʼobe Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Nke e sitere na ya kpọgbuo ụwa nʼebe m nọ, ma kpọgbukwaa mụ onwe m nʼebe ụwa nọ. 15 Obibi ugwu abụghị ihe, ebighị ugwu abụghịkwa ihe, kama ị bụ onye e kere ọhụrụ bụ ihe dị mkpa. 16 Ka udo na ebere dịnyere ndị niile na-ebi ndụ ha nʼusoro a, dakwasịkwa unu Izrel nke Chineke. 17 Site ugbu a gaa nʼihu, achọghị m ka onye ọbụla nye ndụ m nsogbu, nʼihi na-ebu m apa nke Jisọs nʼahụ m. 18 Ụmụnna m, ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.
In Other Versions
Galatians 6 in the ANGEFD
Galatians 6 in the ANTPNG2D
Galatians 6 in the AS21
Galatians 6 in the BAGH
Galatians 6 in the BBPNG
Galatians 6 in the BBT1E
Galatians 6 in the BDS
Galatians 6 in the BEV
Galatians 6 in the BHAD
Galatians 6 in the BIB
Galatians 6 in the BLPT
Galatians 6 in the BNT
Galatians 6 in the BNTABOOT
Galatians 6 in the BNTLV
Galatians 6 in the BOATCB
Galatians 6 in the BOATCB2
Galatians 6 in the BOBCV
Galatians 6 in the BOCNT
Galatians 6 in the BOECS
Galatians 6 in the BOGWICC
Galatians 6 in the BOHCB
Galatians 6 in the BOHCV
Galatians 6 in the BOHLNT
Galatians 6 in the BOHNTLTAL
Galatians 6 in the BOILNTAP
Galatians 6 in the BOITCV
Galatians 6 in the BOKCV
Galatians 6 in the BOKCV2
Galatians 6 in the BOKHWOG
Galatians 6 in the BOKSSV
Galatians 6 in the BOLCB
Galatians 6 in the BOLCB2
Galatians 6 in the BOMCV
Galatians 6 in the BONAV
Galatians 6 in the BONCB
Galatians 6 in the BONLT
Galatians 6 in the BONUT2
Galatians 6 in the BOPLNT
Galatians 6 in the BOSCB
Galatians 6 in the BOSNC
Galatians 6 in the BOTLNT
Galatians 6 in the BOVCB
Galatians 6 in the BOYCB
Galatians 6 in the BPBB
Galatians 6 in the BPH
Galatians 6 in the BSB
Galatians 6 in the CCB
Galatians 6 in the CUV
Galatians 6 in the CUVS
Galatians 6 in the DBT
Galatians 6 in the DGDNT
Galatians 6 in the DHNT
Galatians 6 in the DNT
Galatians 6 in the ELBE
Galatians 6 in the EMTV
Galatians 6 in the ESV
Galatians 6 in the FBV
Galatians 6 in the FEB
Galatians 6 in the GGMNT
Galatians 6 in the GNT
Galatians 6 in the HARY
Galatians 6 in the HNT
Galatians 6 in the IRVA
Galatians 6 in the IRVB
Galatians 6 in the IRVG
Galatians 6 in the IRVH
Galatians 6 in the IRVK
Galatians 6 in the IRVM
Galatians 6 in the IRVM2
Galatians 6 in the IRVO
Galatians 6 in the IRVP
Galatians 6 in the IRVT
Galatians 6 in the IRVT2
Galatians 6 in the IRVU
Galatians 6 in the ISVN
Galatians 6 in the JSNT
Galatians 6 in the KAPI
Galatians 6 in the KBT1ETNIK
Galatians 6 in the KBV
Galatians 6 in the KJV
Galatians 6 in the KNFD
Galatians 6 in the LBA
Galatians 6 in the LBLA
Galatians 6 in the LNT
Galatians 6 in the LSV
Galatians 6 in the MAAL
Galatians 6 in the MBV
Galatians 6 in the MBV2
Galatians 6 in the MHNT
Galatians 6 in the MKNFD
Galatians 6 in the MNG
Galatians 6 in the MNT
Galatians 6 in the MNT2
Galatians 6 in the MRS1T
Galatians 6 in the NAA
Galatians 6 in the NASB
Galatians 6 in the NBLA
Galatians 6 in the NBS
Galatians 6 in the NBVTP
Galatians 6 in the NET2
Galatians 6 in the NIV11
Galatians 6 in the NNT
Galatians 6 in the NNT2
Galatians 6 in the NNT3
Galatians 6 in the PDDPT
Galatians 6 in the PFNT
Galatians 6 in the RMNT
Galatians 6 in the SBIAS
Galatians 6 in the SBIBS
Galatians 6 in the SBIBS2
Galatians 6 in the SBICS
Galatians 6 in the SBIDS
Galatians 6 in the SBIGS
Galatians 6 in the SBIHS
Galatians 6 in the SBIIS
Galatians 6 in the SBIIS2
Galatians 6 in the SBIIS3
Galatians 6 in the SBIKS
Galatians 6 in the SBIKS2
Galatians 6 in the SBIMS
Galatians 6 in the SBIOS
Galatians 6 in the SBIPS
Galatians 6 in the SBISS
Galatians 6 in the SBITS
Galatians 6 in the SBITS2
Galatians 6 in the SBITS3
Galatians 6 in the SBITS4
Galatians 6 in the SBIUS
Galatians 6 in the SBIVS
Galatians 6 in the SBT
Galatians 6 in the SBT1E
Galatians 6 in the SCHL
Galatians 6 in the SNT
Galatians 6 in the SUSU
Galatians 6 in the SUSU2
Galatians 6 in the SYNO
Galatians 6 in the TBIAOTANT
Galatians 6 in the TBT1E
Galatians 6 in the TBT1E2
Galatians 6 in the TFTIP
Galatians 6 in the TFTU
Galatians 6 in the TGNTATF3T
Galatians 6 in the THAI
Galatians 6 in the TNFD
Galatians 6 in the TNT
Galatians 6 in the TNTIK
Galatians 6 in the TNTIL
Galatians 6 in the TNTIN
Galatians 6 in the TNTIP
Galatians 6 in the TNTIZ
Galatians 6 in the TOMA
Galatians 6 in the TTENT
Galatians 6 in the UBG
Galatians 6 in the UGV
Galatians 6 in the UGV2
Galatians 6 in the UGV3
Galatians 6 in the VBL
Galatians 6 in the VDCC
Galatians 6 in the YALU
Galatians 6 in the YAPE
Galatians 6 in the YBVTP
Galatians 6 in the ZBP