Job 11 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2 “Ọ dịghị nzaghachi dịịrị ọtụtụ okwu niile ndị a?A ga-agụ onye ekwurekwu a dịka onye ikpe na-amaghị? 3 Okwu efu gị ndị a ha ga-eme ka mmadụ gba nkịtị?Ọ bụ na ọ dịghị onye ga-abara gị mba mgbe ị na-akwa emo? 4 Ị na-asị Chineke, ‘Okwukwe m enweghị ntụpọ,adịkwa m ọcha nʼanya gị.’ 5 Ọ ga-adị m nnọọ mma ma a si na Chineke ga-ekwu okwu,na ọ ga-asaghe egbugbere ọnụ ya imegide gị. 6 Kpugheere gị ihe nzuzo niile nke amamihe,nʼihi na ezi amamihe nwere akụkụ abụọ.Mara nke a: Chineke echefuola ụfọdụ mmehie gị. 7 “I nwere ike ịchọpụta ihe omimi Chineke?I nwere ike ịnwapụta nsọtụ nke Onye pụrụ ime ihe niile? 8 Ha dị elu karịa eluigwe, gịnị ka ị pụrụ ime?Ha dị ogbu karịa ala ili, gịnị ka ị pụrụ ịma? 9 Ọtụtụ ha dị ogologo karịa ụwa,dị obosara karịa oke osimiri. 10 “Ọ bụrụ na ọ bịa tụba gị nʼime ụlọ mkpọrọ,kpọkọta ndị ikpe, onye ga-egbochi ya? 11 Nʼezie, ya onwe ya na-amata ndị nduhie,mgbe ọ hụrụ ajọ ihe, ọ bụ na ọ dịghị amatakwa ya? 12 Onye nzuzu ga-aghọ onye maara ihenaanị mgbe nwa ịnyịnya ibu ọhịa mụrụ ghọrọ mmadụ. 13 “Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya,setịpụ aka gị abụọ nye ya, 14 ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka,ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị 15 mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị,ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu. 16 Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị,na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga. 17 Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie,ọchịchịrị ya ga-adịkwa ka ụtụtụ. 18 Ị ga-anọkwa nʼudo nʼihi na olileanya dị;ị ga-elegharịkwa anya gburugburu gị zuo ike na-atụghị ụjọ. 19 Ị ga-edina ala na-atụghị egwu onye ọbụla,ọtụtụ ndị mmadụ ga-achọ ịnata amara nʼihu gị. 20 Ma anya ndị na-emebi iwu ga-ada,ha agaghị achọta ụzọ mgbapụ;olileanya ha ga-abụ nkubi ume nke ọnwụ.”

In Other Versions

Job 11 in the ANGEFD

Job 11 in the ANTPNG2D

Job 11 in the AS21

Job 11 in the BAGH

Job 11 in the BBPNG

Job 11 in the BBT1E

Job 11 in the BDS

Job 11 in the BEV

Job 11 in the BHAD

Job 11 in the BIB

Job 11 in the BLPT

Job 11 in the BNT

Job 11 in the BNTABOOT

Job 11 in the BNTLV

Job 11 in the BOATCB

Job 11 in the BOATCB2

Job 11 in the BOBCV

Job 11 in the BOCNT

Job 11 in the BOECS

Job 11 in the BOGWICC

Job 11 in the BOHCB

Job 11 in the BOHCV

Job 11 in the BOHLNT

Job 11 in the BOHNTLTAL

Job 11 in the BOILNTAP

Job 11 in the BOITCV

Job 11 in the BOKCV

Job 11 in the BOKCV2

Job 11 in the BOKHWOG

Job 11 in the BOKSSV

Job 11 in the BOLCB

Job 11 in the BOLCB2

Job 11 in the BOMCV

Job 11 in the BONAV

Job 11 in the BONCB

Job 11 in the BONLT

Job 11 in the BONUT2

Job 11 in the BOPLNT

Job 11 in the BOSCB

Job 11 in the BOSNC

Job 11 in the BOTLNT

Job 11 in the BOVCB

Job 11 in the BOYCB

Job 11 in the BPBB

Job 11 in the BPH

Job 11 in the BSB

Job 11 in the CCB

Job 11 in the CUV

Job 11 in the CUVS

Job 11 in the DBT

Job 11 in the DGDNT

Job 11 in the DHNT

Job 11 in the DNT

Job 11 in the ELBE

Job 11 in the EMTV

Job 11 in the ESV

Job 11 in the FBV

Job 11 in the FEB

Job 11 in the GGMNT

Job 11 in the GNT

Job 11 in the HARY

Job 11 in the HNT

Job 11 in the IRVA

Job 11 in the IRVB

Job 11 in the IRVG

Job 11 in the IRVH

Job 11 in the IRVK

Job 11 in the IRVM

Job 11 in the IRVM2

Job 11 in the IRVO

Job 11 in the IRVP

Job 11 in the IRVT

Job 11 in the IRVT2

Job 11 in the IRVU

Job 11 in the ISVN

Job 11 in the JSNT

Job 11 in the KAPI

Job 11 in the KBT1ETNIK

Job 11 in the KBV

Job 11 in the KJV

Job 11 in the KNFD

Job 11 in the LBA

Job 11 in the LBLA

Job 11 in the LNT

Job 11 in the LSV

Job 11 in the MAAL

Job 11 in the MBV

Job 11 in the MBV2

Job 11 in the MHNT

Job 11 in the MKNFD

Job 11 in the MNG

Job 11 in the MNT

Job 11 in the MNT2

Job 11 in the MRS1T

Job 11 in the NAA

Job 11 in the NASB

Job 11 in the NBLA

Job 11 in the NBS

Job 11 in the NBVTP

Job 11 in the NET2

Job 11 in the NIV11

Job 11 in the NNT

Job 11 in the NNT2

Job 11 in the NNT3

Job 11 in the PDDPT

Job 11 in the PFNT

Job 11 in the RMNT

Job 11 in the SBIAS

Job 11 in the SBIBS

Job 11 in the SBIBS2

Job 11 in the SBICS

Job 11 in the SBIDS

Job 11 in the SBIGS

Job 11 in the SBIHS

Job 11 in the SBIIS

Job 11 in the SBIIS2

Job 11 in the SBIIS3

Job 11 in the SBIKS

Job 11 in the SBIKS2

Job 11 in the SBIMS

Job 11 in the SBIOS

Job 11 in the SBIPS

Job 11 in the SBISS

Job 11 in the SBITS

Job 11 in the SBITS2

Job 11 in the SBITS3

Job 11 in the SBITS4

Job 11 in the SBIUS

Job 11 in the SBIVS

Job 11 in the SBT

Job 11 in the SBT1E

Job 11 in the SCHL

Job 11 in the SNT

Job 11 in the SUSU

Job 11 in the SUSU2

Job 11 in the SYNO

Job 11 in the TBIAOTANT

Job 11 in the TBT1E

Job 11 in the TBT1E2

Job 11 in the TFTIP

Job 11 in the TFTU

Job 11 in the TGNTATF3T

Job 11 in the THAI

Job 11 in the TNFD

Job 11 in the TNT

Job 11 in the TNTIK

Job 11 in the TNTIL

Job 11 in the TNTIN

Job 11 in the TNTIP

Job 11 in the TNTIZ

Job 11 in the TOMA

Job 11 in the TTENT

Job 11 in the UBG

Job 11 in the UGV

Job 11 in the UGV2

Job 11 in the UGV3

Job 11 in the VBL

Job 11 in the VDCC

Job 11 in the YALU

Job 11 in the YAPE

Job 11 in the YBVTP

Job 11 in the ZBP