Proverbs 21 (BOICB)
1 Iyi dị iche iche nke jupụtara na mmiri ka obi eze bụ nʼaka ONYENWE ANYỊ,nke ọ na-ahazi nʼụzọ ọbụla dị ya mma. 2 Ọrụ niile bụ ihe ziri ezi nʼanya onye na-arụ ya,ma ONYENWE ANYỊ bụ onye na-eleba anya nʼechiche obi anyị niile. 3 Ime ezi omume na ihe ziri ezika ONYENWE ANYỊ na-anabata karịa ịchụ aja. 4 Nganga na mpako na agụụ ihe ọjọọnke bụ ọrụ ndị ajọ omume, bụ mmehie. 5 Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru,dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ. 6 Uru niile enwetara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị adịgide,ha bụ nkuume ifufe na-efesa, ndị na-achọ ya na-achọ ọnwụ. 7 Nʼihi na ndị na-emebi iwu anaghị eme ihe ọma,ihe ọjọọ ha na-eme na-alaghachi laa ha nʼiyi. 8 Ụzọ onye na-emebi iwu bụ ihe gbagọrọ agbagọ,ma omume onye aka ya dị ọcha ziri ezi. 9 Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọkarịa ibinyere nwanyị na-ese okwu. 10 Ihe na-atọ onye ọjọọ ụtọ bụ imerụ ndị ọzọ ahụ;ọ maghị imere mmadụ ibe ya ebere. 11 Mgbe a na-ata onye na-akwa emo ahụhụ, onye na-enweghị uche na-enweta amamihe,ma mgbe a na-akụziri onye maara ihe ihe ọ na-enweta ihe ọmụma. 12 Onye ezi omume na-amụta ihe site nʼile ụlọ onye ajọ omume anyana-emekwa ka ndị ajọ omume laa nʼiyi. 13 Onye na-adịghị ege ntị na mkpu onye ogbenye,ya onwe ya ga-akpọkwa mkpu ma agaghị aza ya. 14 Onyinye enyere na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ,otu a kwa, ngarị ezonyere nʼime uwe na-eme ka oke ọnụma dajụọ. 15 Onye ezi omume na-aṅụrị ọṅụ mgbe e kpere ikpe ziri ezi,ma bụrụ ihe oke egwu dịrị ndị na-eme ajọ ihe. 16 Onye ọbụla si nʼụzọ nghọta wezuga onwe yaga-eso nʼotu ndị nwụrụ anwụ. 17 Nwoke hụrụ ibi ndụ nganga nʼanya na-ada ụkpa;ịṅụ mmanya na oke oriri abụghị ụzọ esi akpata akụ. 18 Onye ajọ omume ga-abụ ihe mgbapụta maka onye ezi omume,onye aghụghọ ga-abụkwa ihe mgbapụta maka onye ndụ ya ziri ezi. 19 Ọ ka mma ibi nʼọzarakarịa ibinyere nwanyị na-atamu ntamu na-esekwa okwu. 20 Onye maara ihe na-edebe ezi ihe oriri na mmanụ oliv nʼụlọ ya,ma onye nzuzu na-eloda ihe niile nʼọnụ ya. 21 Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanyaga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu. 22 Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike,kwatuokwa ebe ewusiri ike nke ha tụkwasịrị obi ha. 23 Onye na-echekwa ire ya na ọnụ yana-egbochiri onwe ya ọdachi. 24 Onye nganga na onye mpako, onye na-akwa emo bụ aha ya.Ọ na-eji oke nganga eme ihe niile. 25 Oke ọchịchọ nke onye umengwụ na-ewetara ya ọnwụnʼihi na ọ jụrụ ịrụ ọrụ. 26 Kwa ụbọchị ka ọ na-achọ inwe karịa,ma onye ezi omume na-enye na-akpaghị oke. 27 Chineke kpọrọ aja ndị na-emebi iwu asị,nke ka nke, ma ọ bụrụ na ha na-enye onyinye a site na nzube ọjọọ. 28 Onyeama ụgha ga-ala nʼiyi,ma onye ọbụla na-ege ya ntị ka a ga-ebibi ruo ebighị ebi. 29 Ndị ajọ omume na-ebi ndụ atụghị egwu,ma ndị omume ha ziri ezi na-atụgharị uche nʼụzọ ha niile. 30 O nweghị amamihe dị, o nweghị nghọta dị, o nwekwaghị atụmatụ ọbụla,nke pụrụ iguzosi ike megide ONYENWE ANYỊ. 31 E nwere ike jikere ịnyịnya, kwadokwaa maka agha,maọbụ naanị ONYENWE ANYỊ na-enye mmeri.
In Other Versions
Proverbs 21 in the ANGEFD
Proverbs 21 in the ANTPNG2D
Proverbs 21 in the AS21
Proverbs 21 in the BAGH
Proverbs 21 in the BBPNG
Proverbs 21 in the BBT1E
Proverbs 21 in the BDS
Proverbs 21 in the BEV
Proverbs 21 in the BHAD
Proverbs 21 in the BIB
Proverbs 21 in the BLPT
Proverbs 21 in the BNT
Proverbs 21 in the BNTABOOT
Proverbs 21 in the BNTLV
Proverbs 21 in the BOATCB
Proverbs 21 in the BOATCB2
Proverbs 21 in the BOBCV
Proverbs 21 in the BOCNT
Proverbs 21 in the BOECS
Proverbs 21 in the BOGWICC
Proverbs 21 in the BOHCB
Proverbs 21 in the BOHCV
Proverbs 21 in the BOHLNT
Proverbs 21 in the BOHNTLTAL
Proverbs 21 in the BOILNTAP
Proverbs 21 in the BOITCV
Proverbs 21 in the BOKCV
Proverbs 21 in the BOKCV2
Proverbs 21 in the BOKHWOG
Proverbs 21 in the BOKSSV
Proverbs 21 in the BOLCB
Proverbs 21 in the BOLCB2
Proverbs 21 in the BOMCV
Proverbs 21 in the BONAV
Proverbs 21 in the BONCB
Proverbs 21 in the BONLT
Proverbs 21 in the BONUT2
Proverbs 21 in the BOPLNT
Proverbs 21 in the BOSCB
Proverbs 21 in the BOSNC
Proverbs 21 in the BOTLNT
Proverbs 21 in the BOVCB
Proverbs 21 in the BOYCB
Proverbs 21 in the BPBB
Proverbs 21 in the BPH
Proverbs 21 in the BSB
Proverbs 21 in the CCB
Proverbs 21 in the CUV
Proverbs 21 in the CUVS
Proverbs 21 in the DBT
Proverbs 21 in the DGDNT
Proverbs 21 in the DHNT
Proverbs 21 in the DNT
Proverbs 21 in the ELBE
Proverbs 21 in the EMTV
Proverbs 21 in the ESV
Proverbs 21 in the FBV
Proverbs 21 in the FEB
Proverbs 21 in the GGMNT
Proverbs 21 in the GNT
Proverbs 21 in the HARY
Proverbs 21 in the HNT
Proverbs 21 in the IRVA
Proverbs 21 in the IRVB
Proverbs 21 in the IRVG
Proverbs 21 in the IRVH
Proverbs 21 in the IRVK
Proverbs 21 in the IRVM
Proverbs 21 in the IRVM2
Proverbs 21 in the IRVO
Proverbs 21 in the IRVP
Proverbs 21 in the IRVT
Proverbs 21 in the IRVT2
Proverbs 21 in the IRVU
Proverbs 21 in the ISVN
Proverbs 21 in the JSNT
Proverbs 21 in the KAPI
Proverbs 21 in the KBT1ETNIK
Proverbs 21 in the KBV
Proverbs 21 in the KJV
Proverbs 21 in the KNFD
Proverbs 21 in the LBA
Proverbs 21 in the LBLA
Proverbs 21 in the LNT
Proverbs 21 in the LSV
Proverbs 21 in the MAAL
Proverbs 21 in the MBV
Proverbs 21 in the MBV2
Proverbs 21 in the MHNT
Proverbs 21 in the MKNFD
Proverbs 21 in the MNG
Proverbs 21 in the MNT
Proverbs 21 in the MNT2
Proverbs 21 in the MRS1T
Proverbs 21 in the NAA
Proverbs 21 in the NASB
Proverbs 21 in the NBLA
Proverbs 21 in the NBS
Proverbs 21 in the NBVTP
Proverbs 21 in the NET2
Proverbs 21 in the NIV11
Proverbs 21 in the NNT
Proverbs 21 in the NNT2
Proverbs 21 in the NNT3
Proverbs 21 in the PDDPT
Proverbs 21 in the PFNT
Proverbs 21 in the RMNT
Proverbs 21 in the SBIAS
Proverbs 21 in the SBIBS
Proverbs 21 in the SBIBS2
Proverbs 21 in the SBICS
Proverbs 21 in the SBIDS
Proverbs 21 in the SBIGS
Proverbs 21 in the SBIHS
Proverbs 21 in the SBIIS
Proverbs 21 in the SBIIS2
Proverbs 21 in the SBIIS3
Proverbs 21 in the SBIKS
Proverbs 21 in the SBIKS2
Proverbs 21 in the SBIMS
Proverbs 21 in the SBIOS
Proverbs 21 in the SBIPS
Proverbs 21 in the SBISS
Proverbs 21 in the SBITS
Proverbs 21 in the SBITS2
Proverbs 21 in the SBITS3
Proverbs 21 in the SBITS4
Proverbs 21 in the SBIUS
Proverbs 21 in the SBIVS
Proverbs 21 in the SBT
Proverbs 21 in the SBT1E
Proverbs 21 in the SCHL
Proverbs 21 in the SNT
Proverbs 21 in the SUSU
Proverbs 21 in the SUSU2
Proverbs 21 in the SYNO
Proverbs 21 in the TBIAOTANT
Proverbs 21 in the TBT1E
Proverbs 21 in the TBT1E2
Proverbs 21 in the TFTIP
Proverbs 21 in the TFTU
Proverbs 21 in the TGNTATF3T
Proverbs 21 in the THAI
Proverbs 21 in the TNFD
Proverbs 21 in the TNT
Proverbs 21 in the TNTIK
Proverbs 21 in the TNTIL
Proverbs 21 in the TNTIN
Proverbs 21 in the TNTIP
Proverbs 21 in the TNTIZ
Proverbs 21 in the TOMA
Proverbs 21 in the TTENT
Proverbs 21 in the UBG
Proverbs 21 in the UGV
Proverbs 21 in the UGV2
Proverbs 21 in the UGV3
Proverbs 21 in the VBL
Proverbs 21 in the VDCC
Proverbs 21 in the YALU
Proverbs 21 in the YAPE
Proverbs 21 in the YBVTP
Proverbs 21 in the ZBP