Psalms 134 (BOICB)
undefined Abụ nrigo. 1 Toonu ONYENWE ANYỊ, unu ndị ohu ONYENWE ANYỊ niilendị na-eje ozi nʼime ụlọ ONYENWE ANYỊ nʼoge abalị. 2 Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ yama toonu ONYENWE ANYỊ. 3 Ka ONYENWE ANYỊ, onye kere eluigwe na ụwasite na Zayọn gọzie unu.