Psalms 34 (BOICB)
undefined Abụ Ọma Devid. Mgbe ọ gbanwere omume ya mee ka onye na-ayị ara nʼihu Abimelek, onye nke chụpụrụ ya, ya a pụọ. 1 Aga m eto ONYENWE ANYỊ mgbe niile.Mgbe niile ka otuto ya ga-adị nʼọnụ m. 2 Mkpụrụobi m ga-anya isi na ONYENWE ANYỊ;ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ. 3 Soro m too ONYENWE ANYỊ;ka anyị bulie aha ya elu. 4 Nʼihi na etikuru m ONYENWE ANYỊ mkpu akwa, ọ zakwara m,napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile. 5 Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe;ihere adịghị eme ha. 6 Onye ogbenye a kpọkuru ONYENWE ANYỊ, ọ zakwara ya;ọ zọpụtara ya site na nsogbu ya niile. 7 Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ na-agba ndị niile na-atụ egwu ya gburugburuna-anapụtakwa ha. 8 Jiri aka gị tulee ma hụkwa na ONYENWE ANYỊ dị mma;onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya. 9 Tụọnụ egwu ONYENWE ANYỊ, unu ndị nsọ ya,nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya. 10 Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha,ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ ONYENWE ANYỊ. 11 Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;aga m ezi unu ihe ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ bụ. 12 Onye ọbụla nʼime unu hụrụ ndụ nʼanya,ma nwee ọchịchọ ihu ọtụtụ ụbọchị ndị dị mma, 13 chezie ire gị ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ,chezikwaa egbugbere ọnụ gị ka ọ gharakwa ịgha ụgha. 14 Site nʼihe ọjọọ wezuga onwe gị ma mee ezi ihe,chọọ udo ma gbasookwa ya. 15 Anya ONYENWE ANYỊ dị nʼahụ ndị ezi omume,ntị ya gheekwa oghe nye mkpu akwa ha; 16 ma ihu ONYENWE ANYỊ na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ,ime ka a hapụ ichetakwa ihe banyere ha nʼụwa. 17 ONYENWE ANYỊ na-anụ olu ndị ezi omume, mgbe ha na-akpọku ya ka o nyere ha aka;ọ na-azọpụtakwa ha site na nsogbu ha niile. 18 ONYENWE ANYỊ na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso,ọ na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ. 19 Nsogbu na-adakwasị ndị ezi omume na-adị ukwuu,ma ONYENWE ANYỊ na-anapụta ha site na nsogbu ndị ahụ niile. 20 Ọ na-anapụtakwa ha kpamkpam.Ọ gaghị ekwe ka ọ bụladị otu ọkpụkpụ dị ha nʼahụ gbajie. 21 Ihe ọjọọ ga-eme ka onye ajọ omume nwụọ;ndị na-akpọ onye ezi omume asị ka a ga-ama ikpe ọnwụ. 22 ONYENWE ANYỊ na-agbapụta ndị ohu ya;ọ dịghị onye ọbụla nke na-agbaba nʼime ya a ga-ama ikpe ọnwụ.
In Other Versions
Psalms 34 in the ANGEFD
Psalms 34 in the ANTPNG2D
Psalms 34 in the AS21
Psalms 34 in the BAGH
Psalms 34 in the BBPNG
Psalms 34 in the BBT1E
Psalms 34 in the BDS
Psalms 34 in the BEV
Psalms 34 in the BHAD
Psalms 34 in the BIB
Psalms 34 in the BLPT
Psalms 34 in the BNT
Psalms 34 in the BNTABOOT
Psalms 34 in the BNTLV
Psalms 34 in the BOATCB
Psalms 34 in the BOATCB2
Psalms 34 in the BOBCV
Psalms 34 in the BOCNT
Psalms 34 in the BOECS
Psalms 34 in the BOGWICC
Psalms 34 in the BOHCB
Psalms 34 in the BOHCV
Psalms 34 in the BOHLNT
Psalms 34 in the BOHNTLTAL
Psalms 34 in the BOILNTAP
Psalms 34 in the BOITCV
Psalms 34 in the BOKCV
Psalms 34 in the BOKCV2
Psalms 34 in the BOKHWOG
Psalms 34 in the BOKSSV
Psalms 34 in the BOLCB
Psalms 34 in the BOLCB2
Psalms 34 in the BOMCV
Psalms 34 in the BONAV
Psalms 34 in the BONCB
Psalms 34 in the BONLT
Psalms 34 in the BONUT2
Psalms 34 in the BOPLNT
Psalms 34 in the BOSCB
Psalms 34 in the BOSNC
Psalms 34 in the BOTLNT
Psalms 34 in the BOVCB
Psalms 34 in the BOYCB
Psalms 34 in the BPBB
Psalms 34 in the BPH
Psalms 34 in the BSB
Psalms 34 in the CCB
Psalms 34 in the CUV
Psalms 34 in the CUVS
Psalms 34 in the DBT
Psalms 34 in the DGDNT
Psalms 34 in the DHNT
Psalms 34 in the DNT
Psalms 34 in the ELBE
Psalms 34 in the EMTV
Psalms 34 in the ESV
Psalms 34 in the FBV
Psalms 34 in the FEB
Psalms 34 in the GGMNT
Psalms 34 in the GNT
Psalms 34 in the HARY
Psalms 34 in the HNT
Psalms 34 in the IRVA
Psalms 34 in the IRVB
Psalms 34 in the IRVG
Psalms 34 in the IRVH
Psalms 34 in the IRVK
Psalms 34 in the IRVM
Psalms 34 in the IRVM2
Psalms 34 in the IRVO
Psalms 34 in the IRVP
Psalms 34 in the IRVT
Psalms 34 in the IRVT2
Psalms 34 in the IRVU
Psalms 34 in the ISVN
Psalms 34 in the JSNT
Psalms 34 in the KAPI
Psalms 34 in the KBT1ETNIK
Psalms 34 in the KBV
Psalms 34 in the KJV
Psalms 34 in the KNFD
Psalms 34 in the LBA
Psalms 34 in the LBLA
Psalms 34 in the LNT
Psalms 34 in the LSV
Psalms 34 in the MAAL
Psalms 34 in the MBV
Psalms 34 in the MBV2
Psalms 34 in the MHNT
Psalms 34 in the MKNFD
Psalms 34 in the MNG
Psalms 34 in the MNT
Psalms 34 in the MNT2
Psalms 34 in the MRS1T
Psalms 34 in the NAA
Psalms 34 in the NASB
Psalms 34 in the NBLA
Psalms 34 in the NBS
Psalms 34 in the NBVTP
Psalms 34 in the NET2
Psalms 34 in the NIV11
Psalms 34 in the NNT
Psalms 34 in the NNT2
Psalms 34 in the NNT3
Psalms 34 in the PDDPT
Psalms 34 in the PFNT
Psalms 34 in the RMNT
Psalms 34 in the SBIAS
Psalms 34 in the SBIBS
Psalms 34 in the SBIBS2
Psalms 34 in the SBICS
Psalms 34 in the SBIDS
Psalms 34 in the SBIGS
Psalms 34 in the SBIHS
Psalms 34 in the SBIIS
Psalms 34 in the SBIIS2
Psalms 34 in the SBIIS3
Psalms 34 in the SBIKS
Psalms 34 in the SBIKS2
Psalms 34 in the SBIMS
Psalms 34 in the SBIOS
Psalms 34 in the SBIPS
Psalms 34 in the SBISS
Psalms 34 in the SBITS
Psalms 34 in the SBITS2
Psalms 34 in the SBITS3
Psalms 34 in the SBITS4
Psalms 34 in the SBIUS
Psalms 34 in the SBIVS
Psalms 34 in the SBT
Psalms 34 in the SBT1E
Psalms 34 in the SCHL
Psalms 34 in the SNT
Psalms 34 in the SUSU
Psalms 34 in the SUSU2
Psalms 34 in the SYNO
Psalms 34 in the TBIAOTANT
Psalms 34 in the TBT1E
Psalms 34 in the TBT1E2
Psalms 34 in the TFTIP
Psalms 34 in the TFTU
Psalms 34 in the TGNTATF3T
Psalms 34 in the THAI
Psalms 34 in the TNFD
Psalms 34 in the TNT
Psalms 34 in the TNTIK
Psalms 34 in the TNTIL
Psalms 34 in the TNTIN
Psalms 34 in the TNTIP
Psalms 34 in the TNTIZ
Psalms 34 in the TOMA
Psalms 34 in the TTENT
Psalms 34 in the UBG
Psalms 34 in the UGV
Psalms 34 in the UGV2
Psalms 34 in the UGV3
Psalms 34 in the VBL
Psalms 34 in the VDCC
Psalms 34 in the YALU
Psalms 34 in the YAPE
Psalms 34 in the YBVTP
Psalms 34 in the ZBP