Psalms 7 (BOICB)

undefined Abụ Shiggaion nke Devid, nke ọ bụkuru Onyenwe anyị banyere Kush, onye Benjamin. 1 ONYENWE ANYỊ Chineke m, nʼime gị ka m gbabara;zọpụta m, ma napụta m site nʼaka ndị niile na-achụ m ọsọ, 2 ma ọ bụ ha adọkaa m dịka ọdụm,ha ga-adọsasịkwa m ebe mmadụ ọbụla enweghị ike ịnapụta m. 3 O ONYENWE ANYỊ Chineke m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a;ọ bụrụkwa na aka m adịghị ọcha. 4 Ọ bụrụ na m jiri ihe ọjọọ kwụghachi onye mụ na ya nọ nʼudo ụgwọ,maọbụ site nʼụzọ na-ezighị ezi zuo ihe onye iro m. 5 Mgbe ahụ, ka onye iro m chụọ m ọsọ, jide m;ka ọ tụọ m nʼala zọpịa ndụ m,mee ka m bụrụ onye a ga-ahapụ nʼuzuzu nʼọnọdụ ọdịndụ-ọnwụkamma. Sela 6 Bilie, ONYENWE ANYỊ, nʼiwe gị,bilie megide oke iwe ndị iro m;teta Chineke m, kpee ikpe ziri ezi. 7 Ka nzukọ niile chịkọtara onwe ha ọnụ gbaa gị gburugburu,ebe ị na-anọkwasịkwa nʼebe dị elu na-achị ha. 8 Ka ONYENWE ANYỊ kpee ụmụ mmadụ niile ikpe.Kpee m ikpe, O ONYENWE ANYỊ, dịka ezi omume m si dị,na dịka izuoke m si dị, gị Onye kachasị ihe niile elu. 9 O Chineke onye ezi omume,onye na-enyochapụta echiche na obi mmadụ,mee ka ihe ike ndị ajọ omume bịa na njedebemeekwa ka ndị ezi omume guzosie ike. 10 Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m,ọ na-azọpụta ndị niile obi ha ziri ezi. 11 Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi,Chineke, onye na-ezipụta oke iwe ya kwa ụbọchị. 12 Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị,ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ,ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya. 13 Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ;ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ. 14 Onye ọbụla dị ime ajọ ihe,na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta. 15 Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adabanʼime olulu ahụ o gwuru. 16 Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị yaihe ike ahụ ọ kwadooro na-alaghachikwa azụ dakwasị ya nʼisi. 17 Aga m enye ONYENWE ANYỊ ekele nʼihi ezi omume ya,aga m abụku aha ONYENWE ANYỊ, Onye kachasị ihe niile elu abụ otuto.

In Other Versions

Psalms 7 in the ANGEFD

Psalms 7 in the ANTPNG2D

Psalms 7 in the AS21

Psalms 7 in the BAGH

Psalms 7 in the BBPNG

Psalms 7 in the BBT1E

Psalms 7 in the BDS

Psalms 7 in the BEV

Psalms 7 in the BHAD

Psalms 7 in the BIB

Psalms 7 in the BLPT

Psalms 7 in the BNT

Psalms 7 in the BNTABOOT

Psalms 7 in the BNTLV

Psalms 7 in the BOATCB

Psalms 7 in the BOATCB2

Psalms 7 in the BOBCV

Psalms 7 in the BOCNT

Psalms 7 in the BOECS

Psalms 7 in the BOGWICC

Psalms 7 in the BOHCB

Psalms 7 in the BOHCV

Psalms 7 in the BOHLNT

Psalms 7 in the BOHNTLTAL

Psalms 7 in the BOILNTAP

Psalms 7 in the BOITCV

Psalms 7 in the BOKCV

Psalms 7 in the BOKCV2

Psalms 7 in the BOKHWOG

Psalms 7 in the BOKSSV

Psalms 7 in the BOLCB

Psalms 7 in the BOLCB2

Psalms 7 in the BOMCV

Psalms 7 in the BONAV

Psalms 7 in the BONCB

Psalms 7 in the BONLT

Psalms 7 in the BONUT2

Psalms 7 in the BOPLNT

Psalms 7 in the BOSCB

Psalms 7 in the BOSNC

Psalms 7 in the BOTLNT

Psalms 7 in the BOVCB

Psalms 7 in the BOYCB

Psalms 7 in the BPBB

Psalms 7 in the BPH

Psalms 7 in the BSB

Psalms 7 in the CCB

Psalms 7 in the CUV

Psalms 7 in the CUVS

Psalms 7 in the DBT

Psalms 7 in the DGDNT

Psalms 7 in the DHNT

Psalms 7 in the DNT

Psalms 7 in the ELBE

Psalms 7 in the EMTV

Psalms 7 in the ESV

Psalms 7 in the FBV

Psalms 7 in the FEB

Psalms 7 in the GGMNT

Psalms 7 in the GNT

Psalms 7 in the HARY

Psalms 7 in the HNT

Psalms 7 in the IRVA

Psalms 7 in the IRVB

Psalms 7 in the IRVG

Psalms 7 in the IRVH

Psalms 7 in the IRVK

Psalms 7 in the IRVM

Psalms 7 in the IRVM2

Psalms 7 in the IRVO

Psalms 7 in the IRVP

Psalms 7 in the IRVT

Psalms 7 in the IRVT2

Psalms 7 in the IRVU

Psalms 7 in the ISVN

Psalms 7 in the JSNT

Psalms 7 in the KAPI

Psalms 7 in the KBT1ETNIK

Psalms 7 in the KBV

Psalms 7 in the KJV

Psalms 7 in the KNFD

Psalms 7 in the LBA

Psalms 7 in the LBLA

Psalms 7 in the LNT

Psalms 7 in the LSV

Psalms 7 in the MAAL

Psalms 7 in the MBV

Psalms 7 in the MBV2

Psalms 7 in the MHNT

Psalms 7 in the MKNFD

Psalms 7 in the MNG

Psalms 7 in the MNT

Psalms 7 in the MNT2

Psalms 7 in the MRS1T

Psalms 7 in the NAA

Psalms 7 in the NASB

Psalms 7 in the NBLA

Psalms 7 in the NBS

Psalms 7 in the NBVTP

Psalms 7 in the NET2

Psalms 7 in the NIV11

Psalms 7 in the NNT

Psalms 7 in the NNT2

Psalms 7 in the NNT3

Psalms 7 in the PDDPT

Psalms 7 in the PFNT

Psalms 7 in the RMNT

Psalms 7 in the SBIAS

Psalms 7 in the SBIBS

Psalms 7 in the SBIBS2

Psalms 7 in the SBICS

Psalms 7 in the SBIDS

Psalms 7 in the SBIGS

Psalms 7 in the SBIHS

Psalms 7 in the SBIIS

Psalms 7 in the SBIIS2

Psalms 7 in the SBIIS3

Psalms 7 in the SBIKS

Psalms 7 in the SBIKS2

Psalms 7 in the SBIMS

Psalms 7 in the SBIOS

Psalms 7 in the SBIPS

Psalms 7 in the SBISS

Psalms 7 in the SBITS

Psalms 7 in the SBITS2

Psalms 7 in the SBITS3

Psalms 7 in the SBITS4

Psalms 7 in the SBIUS

Psalms 7 in the SBIVS

Psalms 7 in the SBT

Psalms 7 in the SBT1E

Psalms 7 in the SCHL

Psalms 7 in the SNT

Psalms 7 in the SUSU

Psalms 7 in the SUSU2

Psalms 7 in the SYNO

Psalms 7 in the TBIAOTANT

Psalms 7 in the TBT1E

Psalms 7 in the TBT1E2

Psalms 7 in the TFTIP

Psalms 7 in the TFTU

Psalms 7 in the TGNTATF3T

Psalms 7 in the THAI

Psalms 7 in the TNFD

Psalms 7 in the TNT

Psalms 7 in the TNTIK

Psalms 7 in the TNTIL

Psalms 7 in the TNTIN

Psalms 7 in the TNTIP

Psalms 7 in the TNTIZ

Psalms 7 in the TOMA

Psalms 7 in the TTENT

Psalms 7 in the UBG

Psalms 7 in the UGV

Psalms 7 in the UGV2

Psalms 7 in the UGV3

Psalms 7 in the VBL

Psalms 7 in the VDCC

Psalms 7 in the YALU

Psalms 7 in the YAPE

Psalms 7 in the YBVTP

Psalms 7 in the ZBP