Zechariah 10 (BOICB)

1 Rịọọnụ ONYENWE ANYỊ mmiri ozuzo nʼoge mmiri ozuzo nke ikpeazụ,nʼihi na ọ bụ ONYENWE ANYỊ na-ezite oke amụma mmiri.Ọ bụ ya na-enye ụmụ mmadụ mmiri ozuzo,na-enyekwa mmadụ niile ihe ọkụkụ nke ubi. 2 Arụsị niile na-ekwu okwu aghụghọ,ndị na-agba aja nʼahụ ọhụ bụ ụgha,ndị ha na-arọ nrọ, na-akọwakwa nrọ ụgha,okwu nkasiobi nke ihe na-adịghị nʼime ya ka ha na-enye.Ya mere, ndị mmadụ na-akpagharị dịka atụrụa na-akpagbu ha nʼihi enweghị onye ọzụzụ atụrụ. 3 “Iwe m na-ere ọkụ megide ndị ọzụzụ atụrụ,aga m atakwa ndị ndu niile ahụhụ;nʼihi na ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niilega-elekọta igwe anụ ụlọ ya, ya bụ ndị Juda,ọ ga-eme ka ha dịrị ka ịnyịnya dị ebube nʼagha. 4 A ga-esi na Juda nweta nkume bụ ide ji ụlọ,a ga-esi na ha nweta ǹtu ụlọ ikwu,a ga-esi na ha nweta ụta a kwadoro maka agha,sitekwa na ha nweta ndị ndu dị iche iche. 5 Ha niile ga-ejikọta onwe ha ọnụ, dịka ndị bụ dike nʼagha,ha ga-azọda ndị iro ha nʼapịtị nke okporoụzọ niile.Nʼihi na ONYENWE ANYỊ nọnyeere ha,ha ga-alụgbukwa ndị iro niile na-agba ịnyịnya. 6 “Aga m eme ka ụlọ Juda dị ike,zọpụtakwa ụlọ Josef.Aga m eme ka ha lọghachita,nʼihi na aga m egosi ha obi ebere.Ha ga-adịka ndị m na-ajụghị mgbe ọbụla,nʼihi na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ Chineke ha,aga m azakwa arịrịọ ha. 7 Ndị Ifrem ga-aghọ ndị dị ike nʼagha,ha ga-enwe ọṅụ dịka ndị na-aṅụ mmanya.Ụmụ ha ga-ahụ ya ṅụrịakwa ọṅụ,ha ga-ejikwa obi ha niile ṅụrịa ọṅụ nʼime ONYENWE ANYỊ. 8 Mgbe ahụ, aga m akpọ ha oku,chịkọtaa ha.Nʼezie, aga m agbapụta ha,ha ga-adịkwa ukwuu dịka ha dị na mbụ. 9 A sịkwarị na m chụsara ha nʼetiti ndị dị iche iche,ma ha ga-echeta m site nʼala niile ahụ dị anya.Ha na ụmụ ha ga-adịkwa ndụ;ha ga-alọtakwa. 10 Aga m esi nʼala Ijipt kpọlata ha,sitekwa nʼAsịrịa chịkọtaa ha.Aga m akpọta ha na Gilead na Lebanọn.Ha agaghị enwekwa ebe ga-ezuru ha niile. 11 Ha ga-esi nʼosimiri nsogbu gafee.A ga-emekwa ka mmali elu nke osimiri dajụọ.Ebe obibi niile nke osimiri Naịl ga-atakọrọkwa.A ga-egbuda mpako niile nke Asịrịa,wezugakwa mkpara ọchịchị nke ndị Ijipt. 12 Aga m eme ka ha dị ike nʼime ONYENWE ANYỊ,ọ bụkwa nʼaha ya ka ha ga na-ejegharị nʼudo.”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri.

In Other Versions

Zechariah 10 in the ANGEFD

Zechariah 10 in the ANTPNG2D

Zechariah 10 in the AS21

Zechariah 10 in the BAGH

Zechariah 10 in the BBPNG

Zechariah 10 in the BBT1E

Zechariah 10 in the BDS

Zechariah 10 in the BEV

Zechariah 10 in the BHAD

Zechariah 10 in the BIB

Zechariah 10 in the BLPT

Zechariah 10 in the BNT

Zechariah 10 in the BNTABOOT

Zechariah 10 in the BNTLV

Zechariah 10 in the BOATCB

Zechariah 10 in the BOATCB2

Zechariah 10 in the BOBCV

Zechariah 10 in the BOCNT

Zechariah 10 in the BOECS

Zechariah 10 in the BOGWICC

Zechariah 10 in the BOHCB

Zechariah 10 in the BOHCV

Zechariah 10 in the BOHLNT

Zechariah 10 in the BOHNTLTAL

Zechariah 10 in the BOILNTAP

Zechariah 10 in the BOITCV

Zechariah 10 in the BOKCV

Zechariah 10 in the BOKCV2

Zechariah 10 in the BOKHWOG

Zechariah 10 in the BOKSSV

Zechariah 10 in the BOLCB

Zechariah 10 in the BOLCB2

Zechariah 10 in the BOMCV

Zechariah 10 in the BONAV

Zechariah 10 in the BONCB

Zechariah 10 in the BONLT

Zechariah 10 in the BONUT2

Zechariah 10 in the BOPLNT

Zechariah 10 in the BOSCB

Zechariah 10 in the BOSNC

Zechariah 10 in the BOTLNT

Zechariah 10 in the BOVCB

Zechariah 10 in the BOYCB

Zechariah 10 in the BPBB

Zechariah 10 in the BPH

Zechariah 10 in the BSB

Zechariah 10 in the CCB

Zechariah 10 in the CUV

Zechariah 10 in the CUVS

Zechariah 10 in the DBT

Zechariah 10 in the DGDNT

Zechariah 10 in the DHNT

Zechariah 10 in the DNT

Zechariah 10 in the ELBE

Zechariah 10 in the EMTV

Zechariah 10 in the ESV

Zechariah 10 in the FBV

Zechariah 10 in the FEB

Zechariah 10 in the GGMNT

Zechariah 10 in the GNT

Zechariah 10 in the HARY

Zechariah 10 in the HNT

Zechariah 10 in the IRVA

Zechariah 10 in the IRVB

Zechariah 10 in the IRVG

Zechariah 10 in the IRVH

Zechariah 10 in the IRVK

Zechariah 10 in the IRVM

Zechariah 10 in the IRVM2

Zechariah 10 in the IRVO

Zechariah 10 in the IRVP

Zechariah 10 in the IRVT

Zechariah 10 in the IRVT2

Zechariah 10 in the IRVU

Zechariah 10 in the ISVN

Zechariah 10 in the JSNT

Zechariah 10 in the KAPI

Zechariah 10 in the KBT1ETNIK

Zechariah 10 in the KBV

Zechariah 10 in the KJV

Zechariah 10 in the KNFD

Zechariah 10 in the LBA

Zechariah 10 in the LBLA

Zechariah 10 in the LNT

Zechariah 10 in the LSV

Zechariah 10 in the MAAL

Zechariah 10 in the MBV

Zechariah 10 in the MBV2

Zechariah 10 in the MHNT

Zechariah 10 in the MKNFD

Zechariah 10 in the MNG

Zechariah 10 in the MNT

Zechariah 10 in the MNT2

Zechariah 10 in the MRS1T

Zechariah 10 in the NAA

Zechariah 10 in the NASB

Zechariah 10 in the NBLA

Zechariah 10 in the NBS

Zechariah 10 in the NBVTP

Zechariah 10 in the NET2

Zechariah 10 in the NIV11

Zechariah 10 in the NNT

Zechariah 10 in the NNT2

Zechariah 10 in the NNT3

Zechariah 10 in the PDDPT

Zechariah 10 in the PFNT

Zechariah 10 in the RMNT

Zechariah 10 in the SBIAS

Zechariah 10 in the SBIBS

Zechariah 10 in the SBIBS2

Zechariah 10 in the SBICS

Zechariah 10 in the SBIDS

Zechariah 10 in the SBIGS

Zechariah 10 in the SBIHS

Zechariah 10 in the SBIIS

Zechariah 10 in the SBIIS2

Zechariah 10 in the SBIIS3

Zechariah 10 in the SBIKS

Zechariah 10 in the SBIKS2

Zechariah 10 in the SBIMS

Zechariah 10 in the SBIOS

Zechariah 10 in the SBIPS

Zechariah 10 in the SBISS

Zechariah 10 in the SBITS

Zechariah 10 in the SBITS2

Zechariah 10 in the SBITS3

Zechariah 10 in the SBITS4

Zechariah 10 in the SBIUS

Zechariah 10 in the SBIVS

Zechariah 10 in the SBT

Zechariah 10 in the SBT1E

Zechariah 10 in the SCHL

Zechariah 10 in the SNT

Zechariah 10 in the SUSU

Zechariah 10 in the SUSU2

Zechariah 10 in the SYNO

Zechariah 10 in the TBIAOTANT

Zechariah 10 in the TBT1E

Zechariah 10 in the TBT1E2

Zechariah 10 in the TFTIP

Zechariah 10 in the TFTU

Zechariah 10 in the TGNTATF3T

Zechariah 10 in the THAI

Zechariah 10 in the TNFD

Zechariah 10 in the TNT

Zechariah 10 in the TNTIK

Zechariah 10 in the TNTIL

Zechariah 10 in the TNTIN

Zechariah 10 in the TNTIP

Zechariah 10 in the TNTIZ

Zechariah 10 in the TOMA

Zechariah 10 in the TTENT

Zechariah 10 in the UBG

Zechariah 10 in the UGV

Zechariah 10 in the UGV2

Zechariah 10 in the UGV3

Zechariah 10 in the VBL

Zechariah 10 in the VDCC

Zechariah 10 in the YALU

Zechariah 10 in the YAPE

Zechariah 10 in the YBVTP

Zechariah 10 in the ZBP