Zechariah 12 (BOICB)

1 Nke a bụ okwu nke ONYENWE ANYỊ banyere Izrel. Ọ bụ amụma. ONYENWE ANYỊ, onye gbasapụrụ eluigwe niile, onye tọrọ ntọala ụwa, na onye kpụrụ mmụọ nke dị nʼime mmadụ, ekwupụtala, sị, 2 “Agaje m ime Jerusalem ka ọ bụrụ iko mmanya nke ga-aṅagharị ndị niile gbara ya gburugburu. Ha ga-agba Juda na Jerusalem gburugburu, nọbichie ụzọ ya niile. 3 Nʼụbọchị ahụ, mgbe mba niile nke ụwa chịkọtara onwe ha ọnụ imegide ya, aga m eme Jerusalem ka ọ ghọọrọ mba ndị ahụ niile nkume dị ukwuu nke a na-apụghị inugharị enugharị. Ndị niile ga-agbalị inugharị ya ga-emerụ onwe ha ahụ. 4 Nʼụbọchị ahụ, aga m etinye ụjọ nʼobi ịnyịnya niile, mee ka ndị na-agba ha ghọọ ndị ara,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. “Aga m asaghe anya m lekwasị ụlọ Juda nke ọma, ma aga m eme ka ịnyịnya niile nke mba niile kpuo ìsì. 5 Mgbe ahụ, ndị ndu Juda ga-ekwu nʼobi ha sị, ‘Ndị Jerusalem achọtala ike nʼihi na ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke ha.’ 6 “Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka ndị ndu Juda niile dịrị ka ite ọkụ, nke a dọnyere nʼebe a chịkọtara nkụ. Ha ga-adịkwa ka ọkụ na-enwu enwu, nke dị nʼetiti ukwu ọka. Ha ga-ere ọkụ nʼaka nri na nʼaka ekpe, rechapụ ndị niile bi gburugburu ha. Ma mmadụ ga-ejupụtakwa nʼime Jerusalem. 7 “ONYENWE ANYỊ ga-ebu ụzọ zọpụta ebe obibi niile nke Juda, ime ka ugwu na nsọpụrụ nke ụlọ Devid, na nke ndị niile bi na Jerusalem ghara ịdị ukwuu karịa nke Juda. 8 Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-echebe ndị bi na Jerusalem, mee ka ọ bụladị ndị na-asọ ngọngọ nʼetiti ha dịrị ike dịka Devid. Ụlọ Devid ga-adịkwa ka Chineke, dịka Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ, onye na-eje nʼihu ha. 9 Nʼụbọchị ahụ, aga m ebido ibibi mba ndị ahụ niile na-ebuso Jerusalem agha. 10 “Mgbe ahụ, aga m awụkwasị nʼụlọ Devid na ndị niile bi na Jerusalem, mmụọ nke amara na nke arịrịọ amara. Ha ga-elegidekwa m anya, bụ onye ahụ ha mapuru ahụ. Ha ga-eru ụjụ nʼihi ya, dịka mmadụ si eru ụjụ nʼihi ọnwụ nke nwa a mụrụ naanị ya. Ha ga-ebekwa akwa ilu nke ukwuu dịka mmadụ sị ebe akwa maka nwa mbụ ya. 11 Nʼụbọchị ahụ, akwa a ga-akwa na Jerusalem ga-adị ukwuu, dịka akwa nke Hadad Rimọn nʼobosara ala Megido. 12 Ndị ala ahụ niile ga-eru ụjụ. Ikwu ọbụla ga-eru ụjụ nke ha, ha na ndị nwunye ha. Ikwu Devid na ndị nwunye ha, na ikwu Netan na ndị nwunye ha, 13 na ikwu Livayị, na ndị nwunye ha, na ikwu Shimei na ndị nwunye ha, 14 na ikwu ndị ọzọ niile na ndị nwunye ha.

In Other Versions

Zechariah 12 in the ANGEFD

Zechariah 12 in the ANTPNG2D

Zechariah 12 in the AS21

Zechariah 12 in the BAGH

Zechariah 12 in the BBPNG

Zechariah 12 in the BBT1E

Zechariah 12 in the BDS

Zechariah 12 in the BEV

Zechariah 12 in the BHAD

Zechariah 12 in the BIB

Zechariah 12 in the BLPT

Zechariah 12 in the BNT

Zechariah 12 in the BNTABOOT

Zechariah 12 in the BNTLV

Zechariah 12 in the BOATCB

Zechariah 12 in the BOATCB2

Zechariah 12 in the BOBCV

Zechariah 12 in the BOCNT

Zechariah 12 in the BOECS

Zechariah 12 in the BOGWICC

Zechariah 12 in the BOHCB

Zechariah 12 in the BOHCV

Zechariah 12 in the BOHLNT

Zechariah 12 in the BOHNTLTAL

Zechariah 12 in the BOILNTAP

Zechariah 12 in the BOITCV

Zechariah 12 in the BOKCV

Zechariah 12 in the BOKCV2

Zechariah 12 in the BOKHWOG

Zechariah 12 in the BOKSSV

Zechariah 12 in the BOLCB

Zechariah 12 in the BOLCB2

Zechariah 12 in the BOMCV

Zechariah 12 in the BONAV

Zechariah 12 in the BONCB

Zechariah 12 in the BONLT

Zechariah 12 in the BONUT2

Zechariah 12 in the BOPLNT

Zechariah 12 in the BOSCB

Zechariah 12 in the BOSNC

Zechariah 12 in the BOTLNT

Zechariah 12 in the BOVCB

Zechariah 12 in the BOYCB

Zechariah 12 in the BPBB

Zechariah 12 in the BPH

Zechariah 12 in the BSB

Zechariah 12 in the CCB

Zechariah 12 in the CUV

Zechariah 12 in the CUVS

Zechariah 12 in the DBT

Zechariah 12 in the DGDNT

Zechariah 12 in the DHNT

Zechariah 12 in the DNT

Zechariah 12 in the ELBE

Zechariah 12 in the EMTV

Zechariah 12 in the ESV

Zechariah 12 in the FBV

Zechariah 12 in the FEB

Zechariah 12 in the GGMNT

Zechariah 12 in the GNT

Zechariah 12 in the HARY

Zechariah 12 in the HNT

Zechariah 12 in the IRVA

Zechariah 12 in the IRVB

Zechariah 12 in the IRVG

Zechariah 12 in the IRVH

Zechariah 12 in the IRVK

Zechariah 12 in the IRVM

Zechariah 12 in the IRVM2

Zechariah 12 in the IRVO

Zechariah 12 in the IRVP

Zechariah 12 in the IRVT

Zechariah 12 in the IRVT2

Zechariah 12 in the IRVU

Zechariah 12 in the ISVN

Zechariah 12 in the JSNT

Zechariah 12 in the KAPI

Zechariah 12 in the KBT1ETNIK

Zechariah 12 in the KBV

Zechariah 12 in the KJV

Zechariah 12 in the KNFD

Zechariah 12 in the LBA

Zechariah 12 in the LBLA

Zechariah 12 in the LNT

Zechariah 12 in the LSV

Zechariah 12 in the MAAL

Zechariah 12 in the MBV

Zechariah 12 in the MBV2

Zechariah 12 in the MHNT

Zechariah 12 in the MKNFD

Zechariah 12 in the MNG

Zechariah 12 in the MNT

Zechariah 12 in the MNT2

Zechariah 12 in the MRS1T

Zechariah 12 in the NAA

Zechariah 12 in the NASB

Zechariah 12 in the NBLA

Zechariah 12 in the NBS

Zechariah 12 in the NBVTP

Zechariah 12 in the NET2

Zechariah 12 in the NIV11

Zechariah 12 in the NNT

Zechariah 12 in the NNT2

Zechariah 12 in the NNT3

Zechariah 12 in the PDDPT

Zechariah 12 in the PFNT

Zechariah 12 in the RMNT

Zechariah 12 in the SBIAS

Zechariah 12 in the SBIBS

Zechariah 12 in the SBIBS2

Zechariah 12 in the SBICS

Zechariah 12 in the SBIDS

Zechariah 12 in the SBIGS

Zechariah 12 in the SBIHS

Zechariah 12 in the SBIIS

Zechariah 12 in the SBIIS2

Zechariah 12 in the SBIIS3

Zechariah 12 in the SBIKS

Zechariah 12 in the SBIKS2

Zechariah 12 in the SBIMS

Zechariah 12 in the SBIOS

Zechariah 12 in the SBIPS

Zechariah 12 in the SBISS

Zechariah 12 in the SBITS

Zechariah 12 in the SBITS2

Zechariah 12 in the SBITS3

Zechariah 12 in the SBITS4

Zechariah 12 in the SBIUS

Zechariah 12 in the SBIVS

Zechariah 12 in the SBT

Zechariah 12 in the SBT1E

Zechariah 12 in the SCHL

Zechariah 12 in the SNT

Zechariah 12 in the SUSU

Zechariah 12 in the SUSU2

Zechariah 12 in the SYNO

Zechariah 12 in the TBIAOTANT

Zechariah 12 in the TBT1E

Zechariah 12 in the TBT1E2

Zechariah 12 in the TFTIP

Zechariah 12 in the TFTU

Zechariah 12 in the TGNTATF3T

Zechariah 12 in the THAI

Zechariah 12 in the TNFD

Zechariah 12 in the TNT

Zechariah 12 in the TNTIK

Zechariah 12 in the TNTIL

Zechariah 12 in the TNTIN

Zechariah 12 in the TNTIP

Zechariah 12 in the TNTIZ

Zechariah 12 in the TOMA

Zechariah 12 in the TTENT

Zechariah 12 in the UBG

Zechariah 12 in the UGV

Zechariah 12 in the UGV2

Zechariah 12 in the UGV3

Zechariah 12 in the VBL

Zechariah 12 in the VDCC

Zechariah 12 in the YALU

Zechariah 12 in the YAPE

Zechariah 12 in the YBVTP

Zechariah 12 in the ZBP