1 Samuel 5 (BOICB)

1 Mgbe ndị Filistia buuru igbe ọgbụgba ndụ Chineke, ha si Ebeneza buru ya buga Ashdọd. 2 Ha butere igbe ọgbụgba ndụ Chineke, buba ya nʼime ụlọ Dagọn, dọba ya nʼakụkụ Dagọn. 3 Mgbe ndị Ashdọd tetara nʼisi ụtụtụ echi ya, ma lee, Dagọn adaala, kpuo ihu ya nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ. Ha bulikwara Dagọn elu doghachi ya nʼọnọdụ ya. 4 Ma nʼụtụtụ echi ya, Dagọn adakwala kpuo ihu nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ. Isi ya na aka ya abụọ dakapụrụ, tọgbọrọ na mbata ọnụ ụzọ, Ọ bụkwa naanị ogwe ahụ ya fọdụrụ. 5 Ọ bụ nke a mere, site mgbe ahụ ruo taa, ndị nchụaja Dagọn na ndị niile na-abata nʼụlọ Dagọn, adịghị azọ ụkwụ ha nʼọnụ ụzọ mbata ụlọ Dagọn dị nʼAshdọd. 6 Aka ONYENWE ANYỊ malitere ịdị arọ nʼahụ ndị Ashdọd, ha na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, o ji etuto dị iche iche menye ha egwu ma bibiekwa ha nʼAshdọd nʼoke ala ya niile. 7 Mgbe ndị Ashdọd hụrụ ihe na-eme, ha sịrị, “Anyị achọghị ka igbe ọgbụgba ndụ Chineke nke Izrel dịrị nʼetiti anyị, nʼihi na aka ya dị ike nʼahụ anyị, otu aka ahụkwa na chi anyị Dagọn.” 8 Ya mere, ha ziri ozi kpọkọta ndịisi ndị Filistia niile, jụọ ha sị, “Gịnị ka anyị ga-eme igbe chi ndị Izrel?”Ha zara, “Ka e buru igbe chi ndị Izrel buga ya nʼobodo Gat.” Ya mere ha buuru igbe Chineke nke Izrel buga Gat. 9 Ma mgbe ha bubatara ya na Gat, aka ONYENWE ANYỊ malitere imegide obodo ahụ. O tinyere ndị obodo ahụ nʼọnọdụ oke egwu. O tiri ndị bi nʼobodo ahụ ihe otiti, ma nwantakịrị ma dimkpa, etuto dị iche iche toro ha nʼahụ. 10 Ya mere, ha zilara igbe ahụ Ekrọn.Ma mgbe igbe ahụ na-abata Ekrọn, ndị Ekrọn kwara akwa sị, “Ha e burula igbe ọgbụgba ndụ chi ndị Izrel butere anyị, ka anyị na ndị anyị nwụsịa!” 11 Ya mere, ha kpọkọtara ndịisi ndị Filistia niile sị ha, “Sinụ nʼobodo zipụ igbe chi ndị Izrel, maọbụ zighachinụ ya nʼobodo e si bute ya na mbụ, ka ọ hapụ igbuchapụ anyị na ndị anyị.” Nʼihi egwu maka ọnwụ ejidela ndị niile bi nʼobodo. Aka Chineke dịkwa ike nke ukwuu megide obodo ahụ. 12 Ndị na-anwụghị ka e mere ka etuto jupụta ha nʼahụ, mkpu akwa nke ndị obodo ahụ ruru eluigwe.

In Other Versions

1 Samuel 5 in the ANGEFD

1 Samuel 5 in the ANTPNG2D

1 Samuel 5 in the AS21

1 Samuel 5 in the BAGH

1 Samuel 5 in the BBPNG

1 Samuel 5 in the BBT1E

1 Samuel 5 in the BDS

1 Samuel 5 in the BEV

1 Samuel 5 in the BHAD

1 Samuel 5 in the BIB

1 Samuel 5 in the BLPT

1 Samuel 5 in the BNT

1 Samuel 5 in the BNTABOOT

1 Samuel 5 in the BNTLV

1 Samuel 5 in the BOATCB

1 Samuel 5 in the BOATCB2

1 Samuel 5 in the BOBCV

1 Samuel 5 in the BOCNT

1 Samuel 5 in the BOECS

1 Samuel 5 in the BOGWICC

1 Samuel 5 in the BOHCB

1 Samuel 5 in the BOHCV

1 Samuel 5 in the BOHLNT

1 Samuel 5 in the BOHNTLTAL

1 Samuel 5 in the BOILNTAP

1 Samuel 5 in the BOITCV

1 Samuel 5 in the BOKCV

1 Samuel 5 in the BOKCV2

1 Samuel 5 in the BOKHWOG

1 Samuel 5 in the BOKSSV

1 Samuel 5 in the BOLCB

1 Samuel 5 in the BOLCB2

1 Samuel 5 in the BOMCV

1 Samuel 5 in the BONAV

1 Samuel 5 in the BONCB

1 Samuel 5 in the BONLT

1 Samuel 5 in the BONUT2

1 Samuel 5 in the BOPLNT

1 Samuel 5 in the BOSCB

1 Samuel 5 in the BOSNC

1 Samuel 5 in the BOTLNT

1 Samuel 5 in the BOVCB

1 Samuel 5 in the BOYCB

1 Samuel 5 in the BPBB

1 Samuel 5 in the BPH

1 Samuel 5 in the BSB

1 Samuel 5 in the CCB

1 Samuel 5 in the CUV

1 Samuel 5 in the CUVS

1 Samuel 5 in the DBT

1 Samuel 5 in the DGDNT

1 Samuel 5 in the DHNT

1 Samuel 5 in the DNT

1 Samuel 5 in the ELBE

1 Samuel 5 in the EMTV

1 Samuel 5 in the ESV

1 Samuel 5 in the FBV

1 Samuel 5 in the FEB

1 Samuel 5 in the GGMNT

1 Samuel 5 in the GNT

1 Samuel 5 in the HARY

1 Samuel 5 in the HNT

1 Samuel 5 in the IRVA

1 Samuel 5 in the IRVB

1 Samuel 5 in the IRVG

1 Samuel 5 in the IRVH

1 Samuel 5 in the IRVK

1 Samuel 5 in the IRVM

1 Samuel 5 in the IRVM2

1 Samuel 5 in the IRVO

1 Samuel 5 in the IRVP

1 Samuel 5 in the IRVT

1 Samuel 5 in the IRVT2

1 Samuel 5 in the IRVU

1 Samuel 5 in the ISVN

1 Samuel 5 in the JSNT

1 Samuel 5 in the KAPI

1 Samuel 5 in the KBT1ETNIK

1 Samuel 5 in the KBV

1 Samuel 5 in the KJV

1 Samuel 5 in the KNFD

1 Samuel 5 in the LBA

1 Samuel 5 in the LBLA

1 Samuel 5 in the LNT

1 Samuel 5 in the LSV

1 Samuel 5 in the MAAL

1 Samuel 5 in the MBV

1 Samuel 5 in the MBV2

1 Samuel 5 in the MHNT

1 Samuel 5 in the MKNFD

1 Samuel 5 in the MNG

1 Samuel 5 in the MNT

1 Samuel 5 in the MNT2

1 Samuel 5 in the MRS1T

1 Samuel 5 in the NAA

1 Samuel 5 in the NASB

1 Samuel 5 in the NBLA

1 Samuel 5 in the NBS

1 Samuel 5 in the NBVTP

1 Samuel 5 in the NET2

1 Samuel 5 in the NIV11

1 Samuel 5 in the NNT

1 Samuel 5 in the NNT2

1 Samuel 5 in the NNT3

1 Samuel 5 in the PDDPT

1 Samuel 5 in the PFNT

1 Samuel 5 in the RMNT

1 Samuel 5 in the SBIAS

1 Samuel 5 in the SBIBS

1 Samuel 5 in the SBIBS2

1 Samuel 5 in the SBICS

1 Samuel 5 in the SBIDS

1 Samuel 5 in the SBIGS

1 Samuel 5 in the SBIHS

1 Samuel 5 in the SBIIS

1 Samuel 5 in the SBIIS2

1 Samuel 5 in the SBIIS3

1 Samuel 5 in the SBIKS

1 Samuel 5 in the SBIKS2

1 Samuel 5 in the SBIMS

1 Samuel 5 in the SBIOS

1 Samuel 5 in the SBIPS

1 Samuel 5 in the SBISS

1 Samuel 5 in the SBITS

1 Samuel 5 in the SBITS2

1 Samuel 5 in the SBITS3

1 Samuel 5 in the SBITS4

1 Samuel 5 in the SBIUS

1 Samuel 5 in the SBIVS

1 Samuel 5 in the SBT

1 Samuel 5 in the SBT1E

1 Samuel 5 in the SCHL

1 Samuel 5 in the SNT

1 Samuel 5 in the SUSU

1 Samuel 5 in the SUSU2

1 Samuel 5 in the SYNO

1 Samuel 5 in the TBIAOTANT

1 Samuel 5 in the TBT1E

1 Samuel 5 in the TBT1E2

1 Samuel 5 in the TFTIP

1 Samuel 5 in the TFTU

1 Samuel 5 in the TGNTATF3T

1 Samuel 5 in the THAI

1 Samuel 5 in the TNFD

1 Samuel 5 in the TNT

1 Samuel 5 in the TNTIK

1 Samuel 5 in the TNTIL

1 Samuel 5 in the TNTIN

1 Samuel 5 in the TNTIP

1 Samuel 5 in the TNTIZ

1 Samuel 5 in the TOMA

1 Samuel 5 in the TTENT

1 Samuel 5 in the UBG

1 Samuel 5 in the UGV

1 Samuel 5 in the UGV2

1 Samuel 5 in the UGV3

1 Samuel 5 in the VBL

1 Samuel 5 in the VDCC

1 Samuel 5 in the YALU

1 Samuel 5 in the YAPE

1 Samuel 5 in the YBVTP

1 Samuel 5 in the ZBP