2 Corinthians 13 (BOICB)
1 Nke a ga-eme ya ugboro atọ m na-abịa ileta unu. Ọ bụ site nʼama mmadụ abụọ maọbụ atọ gbara ka a ga-eme ka okwu niile guzoro. 2 Mgbe m bịara leta unu nke ugboro abụọ, abaara m ndị niile dara iwu nʼoge gara aga na mmadụ ndị ọzọ mba, dọọkwa ha aka na ntị, ihu na ihu. Ugbu a m na-anọghị ya, ana m adọkwa ha aka na ntị ọzọ, ọ bụrụ na m bịa ọzọ hụ na ndị mehiere na mbụ echegharịghị, aga m emesi ha ike. 3 Ebe unu chọrọ ka e gosi na Kraịst na-ekwu okwu nʼime m, ọ dịghị egosi adịghị ike mgbe ọ na-emeso unu omume, kama ọ na-eme ka ike ya pụta ìhè nʼebe unu nọ. 4 Ọ bụ ezie na a kpọgidere ya na-adịghị ike, ma ugbu a, ọ na-adị ndụ site nʼike dị ukwuu nke Chineke. Anyị bụkwa ndị na-adịghị ike nʼime ya, ma ozi anyị na-ejere unu na mmekọrịta anyị na unu, anyị ga-eso ya dị ndụ site nʼike nke Chineke. 5 Ya mere, ka onye ọbụla nʼime unu nyochaa onwe ya, tulekwa omume ya, mara ma ọ ka kwudosiri ike nʼokwukwe ya. Ọ bụ na unu aghọtaghị na Jisọs Kraịst nọ nʼime unu? Ma ọ bụghị na unu enyochaala onwe unu hụ na unu emeghị nke ọma. 6 Enwere m olileanya na unu niile ga-achọpụta na anyị adaghị ule ahụ. 7 Ma anyị na-arịọ Chineke ka unu ghara ime ihe ọjọọ ọbụla. Anyị anaghị eme nke a iji gosi na anyị kwesiri ekwesi, kama ka unu nwee ike mee ihe dị mma, nʼagbanyeghị na ọ ga-adị ka a ga-asị na anyị emeghị nke ọma nʼọrụ anyị. 8 Nʼihi na anyị apụghị ime ihe ọbụla megide eziokwu, kama anyị na-eme ihe niile nʼihi eziokwu. 9 Anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị na-adịghị ike ma hụ na unu dị ike. Ihe anyị na-arịọ Chineke bụ ka unu tozuo oke. 10 Ana m edere unu akwụkwọ a ugbu a, nʼihi na-achọghị m ịbara unu mba na inye unu ntaramahụhụ mgbe m bịara. Achọkwaghị m iji ikike ahụ Onyenwe anyị nyere m nye unu ntaramahụhụ, kama achọrọ m iji ya wulie unu elu dịka ụlọ. 11 Nʼikpeazụ ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ. Gbalịanụ nʼimezi ndụ unu ka o zuo oke, na-agbarịta onwe ume, werenụ otu obi na-eme ihe, na-ebikwanụ nʼudo. Chineke nke udo na ịhụnanya ga-anọnyekwara unu. 12 Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu. 13 Ndị nsọ niile na-ekelekwa unu. 14 Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst na ịhụnanya Chineke, na mmekọ nke Mmụọ Nsọ dịnyere unu niile.
In Other Versions
2 Corinthians 13 in the ANGEFD
2 Corinthians 13 in the ANTPNG2D
2 Corinthians 13 in the AS21
2 Corinthians 13 in the BAGH
2 Corinthians 13 in the BBPNG
2 Corinthians 13 in the BBT1E
2 Corinthians 13 in the BDS
2 Corinthians 13 in the BEV
2 Corinthians 13 in the BHAD
2 Corinthians 13 in the BIB
2 Corinthians 13 in the BLPT
2 Corinthians 13 in the BNT
2 Corinthians 13 in the BNTABOOT
2 Corinthians 13 in the BNTLV
2 Corinthians 13 in the BOATCB
2 Corinthians 13 in the BOATCB2
2 Corinthians 13 in the BOBCV
2 Corinthians 13 in the BOCNT
2 Corinthians 13 in the BOECS
2 Corinthians 13 in the BOGWICC
2 Corinthians 13 in the BOHCB
2 Corinthians 13 in the BOHCV
2 Corinthians 13 in the BOHLNT
2 Corinthians 13 in the BOHNTLTAL
2 Corinthians 13 in the BOILNTAP
2 Corinthians 13 in the BOITCV
2 Corinthians 13 in the BOKCV
2 Corinthians 13 in the BOKCV2
2 Corinthians 13 in the BOKHWOG
2 Corinthians 13 in the BOKSSV
2 Corinthians 13 in the BOLCB
2 Corinthians 13 in the BOLCB2
2 Corinthians 13 in the BOMCV
2 Corinthians 13 in the BONAV
2 Corinthians 13 in the BONCB
2 Corinthians 13 in the BONLT
2 Corinthians 13 in the BONUT2
2 Corinthians 13 in the BOPLNT
2 Corinthians 13 in the BOSCB
2 Corinthians 13 in the BOSNC
2 Corinthians 13 in the BOTLNT
2 Corinthians 13 in the BOVCB
2 Corinthians 13 in the BOYCB
2 Corinthians 13 in the BPBB
2 Corinthians 13 in the BPH
2 Corinthians 13 in the BSB
2 Corinthians 13 in the CCB
2 Corinthians 13 in the CUV
2 Corinthians 13 in the CUVS
2 Corinthians 13 in the DBT
2 Corinthians 13 in the DGDNT
2 Corinthians 13 in the DHNT
2 Corinthians 13 in the DNT
2 Corinthians 13 in the ELBE
2 Corinthians 13 in the EMTV
2 Corinthians 13 in the ESV
2 Corinthians 13 in the FBV
2 Corinthians 13 in the FEB
2 Corinthians 13 in the GGMNT
2 Corinthians 13 in the GNT
2 Corinthians 13 in the HARY
2 Corinthians 13 in the HNT
2 Corinthians 13 in the IRVA
2 Corinthians 13 in the IRVB
2 Corinthians 13 in the IRVG
2 Corinthians 13 in the IRVH
2 Corinthians 13 in the IRVK
2 Corinthians 13 in the IRVM
2 Corinthians 13 in the IRVM2
2 Corinthians 13 in the IRVO
2 Corinthians 13 in the IRVP
2 Corinthians 13 in the IRVT
2 Corinthians 13 in the IRVT2
2 Corinthians 13 in the IRVU
2 Corinthians 13 in the ISVN
2 Corinthians 13 in the JSNT
2 Corinthians 13 in the KAPI
2 Corinthians 13 in the KBT1ETNIK
2 Corinthians 13 in the KBV
2 Corinthians 13 in the KJV
2 Corinthians 13 in the KNFD
2 Corinthians 13 in the LBA
2 Corinthians 13 in the LBLA
2 Corinthians 13 in the LNT
2 Corinthians 13 in the LSV
2 Corinthians 13 in the MAAL
2 Corinthians 13 in the MBV
2 Corinthians 13 in the MBV2
2 Corinthians 13 in the MHNT
2 Corinthians 13 in the MKNFD
2 Corinthians 13 in the MNG
2 Corinthians 13 in the MNT
2 Corinthians 13 in the MNT2
2 Corinthians 13 in the MRS1T
2 Corinthians 13 in the NAA
2 Corinthians 13 in the NASB
2 Corinthians 13 in the NBLA
2 Corinthians 13 in the NBS
2 Corinthians 13 in the NBVTP
2 Corinthians 13 in the NET2
2 Corinthians 13 in the NIV11
2 Corinthians 13 in the NNT
2 Corinthians 13 in the NNT2
2 Corinthians 13 in the NNT3
2 Corinthians 13 in the PDDPT
2 Corinthians 13 in the PFNT
2 Corinthians 13 in the RMNT
2 Corinthians 13 in the SBIAS
2 Corinthians 13 in the SBIBS
2 Corinthians 13 in the SBIBS2
2 Corinthians 13 in the SBICS
2 Corinthians 13 in the SBIDS
2 Corinthians 13 in the SBIGS
2 Corinthians 13 in the SBIHS
2 Corinthians 13 in the SBIIS
2 Corinthians 13 in the SBIIS2
2 Corinthians 13 in the SBIIS3
2 Corinthians 13 in the SBIKS
2 Corinthians 13 in the SBIKS2
2 Corinthians 13 in the SBIMS
2 Corinthians 13 in the SBIOS
2 Corinthians 13 in the SBIPS
2 Corinthians 13 in the SBISS
2 Corinthians 13 in the SBITS
2 Corinthians 13 in the SBITS2
2 Corinthians 13 in the SBITS3
2 Corinthians 13 in the SBITS4
2 Corinthians 13 in the SBIUS
2 Corinthians 13 in the SBIVS
2 Corinthians 13 in the SBT
2 Corinthians 13 in the SBT1E
2 Corinthians 13 in the SCHL
2 Corinthians 13 in the SNT
2 Corinthians 13 in the SUSU
2 Corinthians 13 in the SUSU2
2 Corinthians 13 in the SYNO
2 Corinthians 13 in the TBIAOTANT
2 Corinthians 13 in the TBT1E
2 Corinthians 13 in the TBT1E2
2 Corinthians 13 in the TFTIP
2 Corinthians 13 in the TFTU
2 Corinthians 13 in the TGNTATF3T
2 Corinthians 13 in the THAI
2 Corinthians 13 in the TNFD
2 Corinthians 13 in the TNT
2 Corinthians 13 in the TNTIK
2 Corinthians 13 in the TNTIL
2 Corinthians 13 in the TNTIN
2 Corinthians 13 in the TNTIP
2 Corinthians 13 in the TNTIZ
2 Corinthians 13 in the TOMA
2 Corinthians 13 in the TTENT
2 Corinthians 13 in the UBG
2 Corinthians 13 in the UGV
2 Corinthians 13 in the UGV2
2 Corinthians 13 in the UGV3
2 Corinthians 13 in the VBL
2 Corinthians 13 in the VDCC
2 Corinthians 13 in the YALU
2 Corinthians 13 in the YAPE
2 Corinthians 13 in the YBVTP
2 Corinthians 13 in the ZBP