Deuteronomy 20 (BOICB)

1 Mgbe i pụrụ ibuso ndị iro gị agha, ọ bụrụ na i lee anya hụ na ndị iro gị nwere ọtụtụ ịnyịnya, ụgbọ agha na ndị agha dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa gị, unu atụla egwu, nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị, onye ahụ mere ka i si nʼala Ijipt pụta nʼudo, nọnyeere gị. 2 Tupu agha ebido, otu onye nchụaja ga-eguzo nʼihu ndị agha Izrel gwa ha okwu sị, 3 “Geenụ ntị, unu ndị Izrel, taa, unu na-apụ ibuso ndị iro unu agha. Unu atụla egwu. Unu atụla ụjọ. Ka obi unu gharakwa ịda mba. 4 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke unu ga-eso unu gaa, ọ ga-alụrụ unu ọgụ imegide ndị iro unu, ọ ga-enyekwa unu mmeri.” 5 Mgbe ahụ, ndị ọchịagha ga-esi otu a gwa ndị agha Izrel okwu sị ha, “O nwere onye ọbụla nʼime unu wuru ụlọ ọhụrụ ọ na-edobeghị nsọ nye ONYENWE ANYỊ? Ka onye dị otu a laghachi nʼụlọ ya. Ka onye ahụ ghara ịnwụ nʼagha hapụ ụlọ ya, ka nwoke ọzọ doo ya nsọ nye ONYENWE ANYỊ! 6 Ọ dị nwoke ọbụla kụrụ ubi vaịnị ọhụrụ nke ọ na-esitebeghị nʼime ya ghọọ mkpụrụ ọbụla? Ya laa, ka ọ ghara ịnwụ nʼagha, hapụrụ ya onye ọzọ nke ga-eri mkpụrụ si na ya! 7 Ọ dị nwoke nwere nwaagbọghọ o kwere nkwa na ọ ga-alụ? Ya laa, gaa lụọ nwanyị! Nʼihi na ọ bụrụ na ọ nwụọ nʼagha, nwoke ọzọ ga-alụ ya.” 8 Mgbe ahụ, ndị ọchịagha ahụ ga-ekwukwa sị, “Ọ dị onye egwu na-atụ? Ọ bụrụ na o nwere onye ụjọ na-atụ, ya laghachi nʼụlọ ya ka ịtụ ụjọ ya hapụ ijide ndị ọzọ.” 9 Mgbe ndịisi agha gwachara ndị agha ha okwu ndị a, ha ga-ahọpụta ndịisi ga-achịkọta usuu ndị agha. 10 Mgbe ị bịaruru obodo ọbụla nso ibuso ya agha, ị ga-ebu ụzọ kpọọ ndị bi nʼime ya oku, maka ime udo. 11 Ọ bụrụ na ha anabata ime udo, megheere gị ọnụ ụzọ ama ha, ndị niile bi nʼime obodo ahụ ga-abụrụ gị ndị ọrụ na-agbakwara gị odibo. 12 Ma ọ bụrụ na ha ekweghị ime udo, lụso gị agha, mgbe ahụ, ndị agha gị ga-agba ya gburugburu. 13 Mgbe ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyefere gị ya nʼaka, were mma agha gbuo nwoke ọbụla nọ nʼime ya. 14 Ma ụmụ nwanyị niile na ụmụntakịrị niile, anụ ụlọ niile na ihe nkwata niile nke ndị obodo ahụ ka ị ga-edebere onwe gị. Ị ga-ewerekwa ihe nkwata nke ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyere site nʼaka ndị iro gị mee ihe dị gị mma. 15 Iwu ndị a metụtara naanị mmeso ị ga-emeso obodo ndị tere anya. O metụtaghị obodo ndị na-adịghị nʼime mba ndị a dị nso. 16 Ma otu ọ dị, nʼobodo niile ndị ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke na-enye gị dịka ihe nketa, o nweghị ihe ọbụla na-eku ume ị ga-ahapụ ndụ. Laa ihe niile na-eku ume nʼiyi. 17 Ị ghaghị ịla obodo ndị a nʼiyi: obodo ndị Het na nke ndị Amọrait, nke ndị Kenan na nke ndị Periz, nke ndị Hiv na nke ndị Jebus, dịka ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyere gị nʼiwu. 18 Ma ọ bụghị otu a, ha ga-akụziri gị ime ihe ndị ahụ niile rụrụ arụ ha na-eme mgbe ha na-efe chi ha dị iche iche, mee ka i mehie megide ONYENWE ANYỊ Chineke gị. 19 Mgbe ị nọchibidoro obodo ọbụla ogologo oge, na-ebu agha megide ya maka iwere ya, ebibila osisi na-amị mkpụrụ dị nʼime ya site nʼiji anyụike gbutuo ha. Nʼihi na i nwere ike rie mkpụrụ osisi ha, egbutula ha. Osisi dị nʼọhịa ha ọ bụ ndị mmadụ, na ị ga-anọchibido ha? 20 Naanị osisi na-adịghị amị mkpụrụ ka ị ga-egbutu, nke a na-adịghị eri mkpụrụ ya eri. Jiri ha meere onwe gị ngwa ọgụ, dịka ubibi, na nkwasa, na ihe unu ji etitu mgbidi obodo ahụ.

In Other Versions

Deuteronomy 20 in the ANGEFD

Deuteronomy 20 in the ANTPNG2D

Deuteronomy 20 in the AS21

Deuteronomy 20 in the BAGH

Deuteronomy 20 in the BBPNG

Deuteronomy 20 in the BBT1E

Deuteronomy 20 in the BDS

Deuteronomy 20 in the BEV

Deuteronomy 20 in the BHAD

Deuteronomy 20 in the BIB

Deuteronomy 20 in the BLPT

Deuteronomy 20 in the BNT

Deuteronomy 20 in the BNTABOOT

Deuteronomy 20 in the BNTLV

Deuteronomy 20 in the BOATCB

Deuteronomy 20 in the BOATCB2

Deuteronomy 20 in the BOBCV

Deuteronomy 20 in the BOCNT

Deuteronomy 20 in the BOECS

Deuteronomy 20 in the BOGWICC

Deuteronomy 20 in the BOHCB

Deuteronomy 20 in the BOHCV

Deuteronomy 20 in the BOHLNT

Deuteronomy 20 in the BOHNTLTAL

Deuteronomy 20 in the BOILNTAP

Deuteronomy 20 in the BOITCV

Deuteronomy 20 in the BOKCV

Deuteronomy 20 in the BOKCV2

Deuteronomy 20 in the BOKHWOG

Deuteronomy 20 in the BOKSSV

Deuteronomy 20 in the BOLCB

Deuteronomy 20 in the BOLCB2

Deuteronomy 20 in the BOMCV

Deuteronomy 20 in the BONAV

Deuteronomy 20 in the BONCB

Deuteronomy 20 in the BONLT

Deuteronomy 20 in the BONUT2

Deuteronomy 20 in the BOPLNT

Deuteronomy 20 in the BOSCB

Deuteronomy 20 in the BOSNC

Deuteronomy 20 in the BOTLNT

Deuteronomy 20 in the BOVCB

Deuteronomy 20 in the BOYCB

Deuteronomy 20 in the BPBB

Deuteronomy 20 in the BPH

Deuteronomy 20 in the BSB

Deuteronomy 20 in the CCB

Deuteronomy 20 in the CUV

Deuteronomy 20 in the CUVS

Deuteronomy 20 in the DBT

Deuteronomy 20 in the DGDNT

Deuteronomy 20 in the DHNT

Deuteronomy 20 in the DNT

Deuteronomy 20 in the ELBE

Deuteronomy 20 in the EMTV

Deuteronomy 20 in the ESV

Deuteronomy 20 in the FBV

Deuteronomy 20 in the FEB

Deuteronomy 20 in the GGMNT

Deuteronomy 20 in the GNT

Deuteronomy 20 in the HARY

Deuteronomy 20 in the HNT

Deuteronomy 20 in the IRVA

Deuteronomy 20 in the IRVB

Deuteronomy 20 in the IRVG

Deuteronomy 20 in the IRVH

Deuteronomy 20 in the IRVK

Deuteronomy 20 in the IRVM

Deuteronomy 20 in the IRVM2

Deuteronomy 20 in the IRVO

Deuteronomy 20 in the IRVP

Deuteronomy 20 in the IRVT

Deuteronomy 20 in the IRVT2

Deuteronomy 20 in the IRVU

Deuteronomy 20 in the ISVN

Deuteronomy 20 in the JSNT

Deuteronomy 20 in the KAPI

Deuteronomy 20 in the KBT1ETNIK

Deuteronomy 20 in the KBV

Deuteronomy 20 in the KJV

Deuteronomy 20 in the KNFD

Deuteronomy 20 in the LBA

Deuteronomy 20 in the LBLA

Deuteronomy 20 in the LNT

Deuteronomy 20 in the LSV

Deuteronomy 20 in the MAAL

Deuteronomy 20 in the MBV

Deuteronomy 20 in the MBV2

Deuteronomy 20 in the MHNT

Deuteronomy 20 in the MKNFD

Deuteronomy 20 in the MNG

Deuteronomy 20 in the MNT

Deuteronomy 20 in the MNT2

Deuteronomy 20 in the MRS1T

Deuteronomy 20 in the NAA

Deuteronomy 20 in the NASB

Deuteronomy 20 in the NBLA

Deuteronomy 20 in the NBS

Deuteronomy 20 in the NBVTP

Deuteronomy 20 in the NET2

Deuteronomy 20 in the NIV11

Deuteronomy 20 in the NNT

Deuteronomy 20 in the NNT2

Deuteronomy 20 in the NNT3

Deuteronomy 20 in the PDDPT

Deuteronomy 20 in the PFNT

Deuteronomy 20 in the RMNT

Deuteronomy 20 in the SBIAS

Deuteronomy 20 in the SBIBS

Deuteronomy 20 in the SBIBS2

Deuteronomy 20 in the SBICS

Deuteronomy 20 in the SBIDS

Deuteronomy 20 in the SBIGS

Deuteronomy 20 in the SBIHS

Deuteronomy 20 in the SBIIS

Deuteronomy 20 in the SBIIS2

Deuteronomy 20 in the SBIIS3

Deuteronomy 20 in the SBIKS

Deuteronomy 20 in the SBIKS2

Deuteronomy 20 in the SBIMS

Deuteronomy 20 in the SBIOS

Deuteronomy 20 in the SBIPS

Deuteronomy 20 in the SBISS

Deuteronomy 20 in the SBITS

Deuteronomy 20 in the SBITS2

Deuteronomy 20 in the SBITS3

Deuteronomy 20 in the SBITS4

Deuteronomy 20 in the SBIUS

Deuteronomy 20 in the SBIVS

Deuteronomy 20 in the SBT

Deuteronomy 20 in the SBT1E

Deuteronomy 20 in the SCHL

Deuteronomy 20 in the SNT

Deuteronomy 20 in the SUSU

Deuteronomy 20 in the SUSU2

Deuteronomy 20 in the SYNO

Deuteronomy 20 in the TBIAOTANT

Deuteronomy 20 in the TBT1E

Deuteronomy 20 in the TBT1E2

Deuteronomy 20 in the TFTIP

Deuteronomy 20 in the TFTU

Deuteronomy 20 in the TGNTATF3T

Deuteronomy 20 in the THAI

Deuteronomy 20 in the TNFD

Deuteronomy 20 in the TNT

Deuteronomy 20 in the TNTIK

Deuteronomy 20 in the TNTIL

Deuteronomy 20 in the TNTIN

Deuteronomy 20 in the TNTIP

Deuteronomy 20 in the TNTIZ

Deuteronomy 20 in the TOMA

Deuteronomy 20 in the TTENT

Deuteronomy 20 in the UBG

Deuteronomy 20 in the UGV

Deuteronomy 20 in the UGV2

Deuteronomy 20 in the UGV3

Deuteronomy 20 in the VBL

Deuteronomy 20 in the VDCC

Deuteronomy 20 in the YALU

Deuteronomy 20 in the YAPE

Deuteronomy 20 in the YBVTP

Deuteronomy 20 in the ZBP