Ecclesiastes 10 (BOICB)
1 Ijiji nwụrụ anwụ ga-eme ka mmanụ isi ụtọ sie isi ọjọọ.Otu a kwa, nzuzu nta pụrụ ime ka amamihe dị ukwuu ghara inwe nsọpụrụ. 2 Obi onye maara ihe na-eme ka o mee ihe ziri ezi,ma obi onye nzuzu na-eduba ya na mmehie. 3 Ị ga-ama onye nzuzu site nʼije ụkwụ ya,nʼihi na o maghị ihe.Ọ bụladị onye ọbụla na-achọpụta onye nzuzu ọsịịsọ. 4 Ọ bụrụ na iwe onye ọchịchị ebilie megide gị,ahapụla ọnọdụ gị,nʼihi na mmụọ dị nwayọọ ga-eme ka mmehie ukwu dị iche iche dajụọ. 5 Ọ dịkwa ihe ọjọọ ọzọ m hụrụ nʼokpuru anyanwụ,dịka njehie nke ndị eze na ndị na-achị achị na-ejehie. 6 Ahụrụ m ka ndị nzuzu na-enweta ọkwa dị elu,ma ndị ọgaranya adịghị enweta ọnọdụ ruuru ha. 7 Ahụla m ka ohu na-agba ịnyịnya,ma ụmụ eze ji ụkwụ na-aga dịka ụmụ ohu. 8 Onye gwuru olulu ga-adaba nʼime ya!Onye na-etida mgbidi ka agwọ ga-atagbu. 9 Onye na-arụ ọrụ nʼebe a na-awa nkume ka nkume ga-adakwasị.Onye na-awa nkụ nọ nʼize ndụ site na ha. 10 Ọ bụrụ na anyụike adịghị nkọ,ọ bụrụkwa na-amụghị ihu ya amụ,a ga-etinye ike karịa,ma ịma eme ihe na-eme ka ihe gazie agazi. 11 Ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ tupu e kechie ya ọnụ,ọ dịkwaghị uru ọ bara na e kechiri ya ọnụ. 12 Okwu onye maara ihe na-ejupụta nʼamara,ma okwu onye nzuzu na-eduba ya nʼịla nʼiyi 13 Nʼihi na mmalite okwu ya bụ nzuzu,ọgwụgwụ okwu ya bụkwa naanị mmebi iwu na ịyị ara. 14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu. Ma o nweghị onye ma ihe na-aga ime,onye pụrụ ịgwa ya ihe gaje ime mgbe ọ nwụrụ? 15 Ọrụ nke ndị nzuzu na-agwụ ya ike,ha makwaghị ụzọ ijeru obodo. 16 Ahụhụ ga-adịrị ala nke eze ya bụ nwantakịrị,nke ndị na-achị achị bụ ndị na-akpọ oriri nʼụtụtụ. 17 Ngọzị na-adịrị ala ahụ nke eze ya bụ onye a na-asọpụrụ,nke ụmụ eze ya na-eri ihe mgbe o kwesiri nʼihi inweta ike,ọ bụghị maka ịṅụbiga mmanya oke. 18 Ọ bụ umengwụ na-eme ka ụlọ hie mmiri;ọ bụkwa umengwụ na-eme ka elu ụlọ malite ize eze. 19 Ịkpọ oriri na-eweta ọnụ ọchị,mmanya na-enye obi ụtọ,ma ego bụ ọsịsa nye ihe niile. 20 Akọchala eze, ọ bụladị nʼechiche obi gị;maọbụ bụọ ọgaranya ọnụ nʼime ụlọ ndina gị,nʼihi na anụ ufe nọ nʼelu nwere ike buru okwu gịnwa nnụnụ nwere nku ga-akọ ihe i kwuru.
In Other Versions
Ecclesiastes 10 in the ANGEFD
Ecclesiastes 10 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 10 in the AS21
Ecclesiastes 10 in the BAGH
Ecclesiastes 10 in the BBPNG
Ecclesiastes 10 in the BBT1E
Ecclesiastes 10 in the BDS
Ecclesiastes 10 in the BEV
Ecclesiastes 10 in the BHAD
Ecclesiastes 10 in the BIB
Ecclesiastes 10 in the BLPT
Ecclesiastes 10 in the BNT
Ecclesiastes 10 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 10 in the BNTLV
Ecclesiastes 10 in the BOATCB
Ecclesiastes 10 in the BOATCB2
Ecclesiastes 10 in the BOBCV
Ecclesiastes 10 in the BOCNT
Ecclesiastes 10 in the BOECS
Ecclesiastes 10 in the BOGWICC
Ecclesiastes 10 in the BOHCB
Ecclesiastes 10 in the BOHCV
Ecclesiastes 10 in the BOHLNT
Ecclesiastes 10 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 10 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 10 in the BOITCV
Ecclesiastes 10 in the BOKCV
Ecclesiastes 10 in the BOKCV2
Ecclesiastes 10 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 10 in the BOKSSV
Ecclesiastes 10 in the BOLCB
Ecclesiastes 10 in the BOLCB2
Ecclesiastes 10 in the BOMCV
Ecclesiastes 10 in the BONAV
Ecclesiastes 10 in the BONCB
Ecclesiastes 10 in the BONLT
Ecclesiastes 10 in the BONUT2
Ecclesiastes 10 in the BOPLNT
Ecclesiastes 10 in the BOSCB
Ecclesiastes 10 in the BOSNC
Ecclesiastes 10 in the BOTLNT
Ecclesiastes 10 in the BOVCB
Ecclesiastes 10 in the BOYCB
Ecclesiastes 10 in the BPBB
Ecclesiastes 10 in the BPH
Ecclesiastes 10 in the BSB
Ecclesiastes 10 in the CCB
Ecclesiastes 10 in the CUV
Ecclesiastes 10 in the CUVS
Ecclesiastes 10 in the DBT
Ecclesiastes 10 in the DGDNT
Ecclesiastes 10 in the DHNT
Ecclesiastes 10 in the DNT
Ecclesiastes 10 in the ELBE
Ecclesiastes 10 in the EMTV
Ecclesiastes 10 in the ESV
Ecclesiastes 10 in the FBV
Ecclesiastes 10 in the FEB
Ecclesiastes 10 in the GGMNT
Ecclesiastes 10 in the GNT
Ecclesiastes 10 in the HARY
Ecclesiastes 10 in the HNT
Ecclesiastes 10 in the IRVA
Ecclesiastes 10 in the IRVB
Ecclesiastes 10 in the IRVG
Ecclesiastes 10 in the IRVH
Ecclesiastes 10 in the IRVK
Ecclesiastes 10 in the IRVM
Ecclesiastes 10 in the IRVM2
Ecclesiastes 10 in the IRVO
Ecclesiastes 10 in the IRVP
Ecclesiastes 10 in the IRVT
Ecclesiastes 10 in the IRVT2
Ecclesiastes 10 in the IRVU
Ecclesiastes 10 in the ISVN
Ecclesiastes 10 in the JSNT
Ecclesiastes 10 in the KAPI
Ecclesiastes 10 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 10 in the KBV
Ecclesiastes 10 in the KJV
Ecclesiastes 10 in the KNFD
Ecclesiastes 10 in the LBA
Ecclesiastes 10 in the LBLA
Ecclesiastes 10 in the LNT
Ecclesiastes 10 in the LSV
Ecclesiastes 10 in the MAAL
Ecclesiastes 10 in the MBV
Ecclesiastes 10 in the MBV2
Ecclesiastes 10 in the MHNT
Ecclesiastes 10 in the MKNFD
Ecclesiastes 10 in the MNG
Ecclesiastes 10 in the MNT
Ecclesiastes 10 in the MNT2
Ecclesiastes 10 in the MRS1T
Ecclesiastes 10 in the NAA
Ecclesiastes 10 in the NASB
Ecclesiastes 10 in the NBLA
Ecclesiastes 10 in the NBS
Ecclesiastes 10 in the NBVTP
Ecclesiastes 10 in the NET2
Ecclesiastes 10 in the NIV11
Ecclesiastes 10 in the NNT
Ecclesiastes 10 in the NNT2
Ecclesiastes 10 in the NNT3
Ecclesiastes 10 in the PDDPT
Ecclesiastes 10 in the PFNT
Ecclesiastes 10 in the RMNT
Ecclesiastes 10 in the SBIAS
Ecclesiastes 10 in the SBIBS
Ecclesiastes 10 in the SBIBS2
Ecclesiastes 10 in the SBICS
Ecclesiastes 10 in the SBIDS
Ecclesiastes 10 in the SBIGS
Ecclesiastes 10 in the SBIHS
Ecclesiastes 10 in the SBIIS
Ecclesiastes 10 in the SBIIS2
Ecclesiastes 10 in the SBIIS3
Ecclesiastes 10 in the SBIKS
Ecclesiastes 10 in the SBIKS2
Ecclesiastes 10 in the SBIMS
Ecclesiastes 10 in the SBIOS
Ecclesiastes 10 in the SBIPS
Ecclesiastes 10 in the SBISS
Ecclesiastes 10 in the SBITS
Ecclesiastes 10 in the SBITS2
Ecclesiastes 10 in the SBITS3
Ecclesiastes 10 in the SBITS4
Ecclesiastes 10 in the SBIUS
Ecclesiastes 10 in the SBIVS
Ecclesiastes 10 in the SBT
Ecclesiastes 10 in the SBT1E
Ecclesiastes 10 in the SCHL
Ecclesiastes 10 in the SNT
Ecclesiastes 10 in the SUSU
Ecclesiastes 10 in the SUSU2
Ecclesiastes 10 in the SYNO
Ecclesiastes 10 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 10 in the TBT1E
Ecclesiastes 10 in the TBT1E2
Ecclesiastes 10 in the TFTIP
Ecclesiastes 10 in the TFTU
Ecclesiastes 10 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 10 in the THAI
Ecclesiastes 10 in the TNFD
Ecclesiastes 10 in the TNT
Ecclesiastes 10 in the TNTIK
Ecclesiastes 10 in the TNTIL
Ecclesiastes 10 in the TNTIN
Ecclesiastes 10 in the TNTIP
Ecclesiastes 10 in the TNTIZ
Ecclesiastes 10 in the TOMA
Ecclesiastes 10 in the TTENT
Ecclesiastes 10 in the UBG
Ecclesiastes 10 in the UGV
Ecclesiastes 10 in the UGV2
Ecclesiastes 10 in the UGV3
Ecclesiastes 10 in the VBL
Ecclesiastes 10 in the VDCC
Ecclesiastes 10 in the YALU
Ecclesiastes 10 in the YAPE
Ecclesiastes 10 in the YBVTP
Ecclesiastes 10 in the ZBP