Genesis 12 (BOICB)
1 ONYENWE ANYỊ gwara Ebram okwu sị, “Site nʼobodo gị, sikwa na ụmụnna gị na ezinaụlọ nna gị, gaa nʼala m ga-egosi gị. 2 “Aga m eme gị mba ukwu,aga m agọzi gị,aga m eme ka aha gị dị ukwuu,ị ga-abụ ngọzị. 3 Aga m agọzi ndị na-agọzi gị,ma onye ọbụla kọchara gị ka m ga-akọcha;a ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwasite na gị.” 4 Ya mere, Ebram hapụrụ gaa dịka ONYENWE ANYỊ gwara ya. Lọt sokwa ya. Ebram agbaala iri afọ asaa na ise mgbe o si na Haran bulie ije. 5 O duru nwunye ya Serai na Lọt nwa nwanne ya, chịkọtakwa akụ niile ha kpakọbara, na ndị ohu niile ha nwetara nʼala Haran, chee ihu ịga nʼala Kenan. Emesịa ha rutere nʼebe ahụ. 6 Ebram jere ije nʼime ala Kenan jeruo nʼebe osisi ukwu More, nke dị nʼobodo Shekem. Ndị Kenan bi nʼala ahụ nʼoge ahụ. 7 ONYENWE ANYỊ mere ka Ebram hụ ya anya, ọ sịrị, “Aga m enye mkpụrụ gị ala a.” Ya mere, Ebram wuru ebe ịchụ aja nʼebe ahụ nye ONYENWE ANYỊ onye gosiri ya onwe ya. 8 Emesịa, Ebram hapụrụ ebe ahụ chee ihu nʼala ugwu dị nʼọwụwa anyanwụ Betel, maa ụlọ ikwu ya. Obodo Betel dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, ma obodo Ai dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ebe ọ mara ụlọ ikwu ya. Nʼebe nsọ ahụ Ebram wuru ebe ịchụ aja, nọrọ nʼebe ahụ kpọkuo aha ONYENWE ANYỊ. 9 Ọzọ, Ebram si nʼebe ahụ pụọ gaa ije rute Negev. 10 Nʼoge ahụ, oke ụnwụ dara nʼala ahụ. Nʼihi ya, Ebram hapụrụ ala ahụ gaa nʼala Ijipt, ebe o biri nwa oge. 11 Ma mgbe ha na-akwado ịbanye ala Ijipt, ọ gwara Serai nwunye ya sị, “Amaara m na ị bụ nwanyị mara mma. 12 Mgbe ndị Ijipt ga-ahụ gị, ha ga-asị, ‘Onye a bụ nwunye ya.’ Mgbe ahụ, ha ga-egbu m ma hapụ gị ndụ. 13 Gwa ha na ị bụ nwanne m nwanyị, ka ha meso m mmeso ọma nʼihi gị. Ha ga-echebekwa m ndụ nʼihi gị.” 14 Mgbe Ebram rutere Ijipt, ndị Ijipt hụrụ na nwunye ya bụ nwanyị mara mma. 15 Mgbe ndị ozi Fero hụrụ ya, ha toro ya nʼihu Fero. Nʼihi nke a, ha kpọbatara Serai nʼụlọeze Fero. 16 Fero mesoro Ebram mmeso ọma nʼihi nwunye ya. Ebram nwetara igwe atụrụ, na ehi, na nne ịnyịnya ibu, oke na nwunye, na ndị ohu ndị nwoke na ndị nwanyị, na ịnyịnya kamel. 17 Ma ONYENWE ANYỊ jiri ajọọ ọrịa tie Fero na ndị ezinaụlọ ya ihe otiti nʼihi Serai nwunye Ebram. 18 Mgbe ahụ, Fero kpọrọ Ebram sị ya, “Gịnị bụ ihe a i mere? Gịnị mere ị gwaghị m na ọ bụ nwunye gị? 19 Gịnị mere i ji sị na ọ bụ nwanne gị nwanyị, si otu a mee m ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Ugbu a, lee nwunye gị, kpọrọ ya laa.” 20 Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere.
In Other Versions
Genesis 12 in the ANGEFD
Genesis 12 in the ANTPNG2D
Genesis 12 in the AS21
Genesis 12 in the BAGH
Genesis 12 in the BBPNG
Genesis 12 in the BBT1E
Genesis 12 in the BDS
Genesis 12 in the BEV
Genesis 12 in the BHAD
Genesis 12 in the BIB
Genesis 12 in the BLPT
Genesis 12 in the BNT
Genesis 12 in the BNTABOOT
Genesis 12 in the BNTLV
Genesis 12 in the BOATCB
Genesis 12 in the BOATCB2
Genesis 12 in the BOBCV
Genesis 12 in the BOCNT
Genesis 12 in the BOECS
Genesis 12 in the BOGWICC
Genesis 12 in the BOHCB
Genesis 12 in the BOHCV
Genesis 12 in the BOHLNT
Genesis 12 in the BOHNTLTAL
Genesis 12 in the BOILNTAP
Genesis 12 in the BOITCV
Genesis 12 in the BOKCV
Genesis 12 in the BOKCV2
Genesis 12 in the BOKHWOG
Genesis 12 in the BOKSSV
Genesis 12 in the BOLCB
Genesis 12 in the BOLCB2
Genesis 12 in the BOMCV
Genesis 12 in the BONAV
Genesis 12 in the BONCB
Genesis 12 in the BONLT
Genesis 12 in the BONUT2
Genesis 12 in the BOPLNT
Genesis 12 in the BOSCB
Genesis 12 in the BOSNC
Genesis 12 in the BOTLNT
Genesis 12 in the BOVCB
Genesis 12 in the BOYCB
Genesis 12 in the BPBB
Genesis 12 in the BPH
Genesis 12 in the BSB
Genesis 12 in the CCB
Genesis 12 in the CUV
Genesis 12 in the CUVS
Genesis 12 in the DBT
Genesis 12 in the DGDNT
Genesis 12 in the DHNT
Genesis 12 in the DNT
Genesis 12 in the ELBE
Genesis 12 in the EMTV
Genesis 12 in the ESV
Genesis 12 in the FBV
Genesis 12 in the FEB
Genesis 12 in the GGMNT
Genesis 12 in the GNT
Genesis 12 in the HARY
Genesis 12 in the HNT
Genesis 12 in the IRVA
Genesis 12 in the IRVB
Genesis 12 in the IRVG
Genesis 12 in the IRVH
Genesis 12 in the IRVK
Genesis 12 in the IRVM
Genesis 12 in the IRVM2
Genesis 12 in the IRVO
Genesis 12 in the IRVP
Genesis 12 in the IRVT
Genesis 12 in the IRVT2
Genesis 12 in the IRVU
Genesis 12 in the ISVN
Genesis 12 in the JSNT
Genesis 12 in the KAPI
Genesis 12 in the KBT1ETNIK
Genesis 12 in the KBV
Genesis 12 in the KJV
Genesis 12 in the KNFD
Genesis 12 in the LBA
Genesis 12 in the LBLA
Genesis 12 in the LNT
Genesis 12 in the LSV
Genesis 12 in the MAAL
Genesis 12 in the MBV
Genesis 12 in the MBV2
Genesis 12 in the MHNT
Genesis 12 in the MKNFD
Genesis 12 in the MNG
Genesis 12 in the MNT
Genesis 12 in the MNT2
Genesis 12 in the MRS1T
Genesis 12 in the NAA
Genesis 12 in the NASB
Genesis 12 in the NBLA
Genesis 12 in the NBS
Genesis 12 in the NBVTP
Genesis 12 in the NET2
Genesis 12 in the NIV11
Genesis 12 in the NNT
Genesis 12 in the NNT2
Genesis 12 in the NNT3
Genesis 12 in the PDDPT
Genesis 12 in the PFNT
Genesis 12 in the RMNT
Genesis 12 in the SBIAS
Genesis 12 in the SBIBS
Genesis 12 in the SBIBS2
Genesis 12 in the SBICS
Genesis 12 in the SBIDS
Genesis 12 in the SBIGS
Genesis 12 in the SBIHS
Genesis 12 in the SBIIS
Genesis 12 in the SBIIS2
Genesis 12 in the SBIIS3
Genesis 12 in the SBIKS
Genesis 12 in the SBIKS2
Genesis 12 in the SBIMS
Genesis 12 in the SBIOS
Genesis 12 in the SBIPS
Genesis 12 in the SBISS
Genesis 12 in the SBITS
Genesis 12 in the SBITS2
Genesis 12 in the SBITS3
Genesis 12 in the SBITS4
Genesis 12 in the SBIUS
Genesis 12 in the SBIVS
Genesis 12 in the SBT
Genesis 12 in the SBT1E
Genesis 12 in the SCHL
Genesis 12 in the SNT
Genesis 12 in the SUSU
Genesis 12 in the SUSU2
Genesis 12 in the SYNO
Genesis 12 in the TBIAOTANT
Genesis 12 in the TBT1E
Genesis 12 in the TBT1E2
Genesis 12 in the TFTIP
Genesis 12 in the TFTU
Genesis 12 in the TGNTATF3T
Genesis 12 in the THAI
Genesis 12 in the TNFD
Genesis 12 in the TNT
Genesis 12 in the TNTIK
Genesis 12 in the TNTIL
Genesis 12 in the TNTIN
Genesis 12 in the TNTIP
Genesis 12 in the TNTIZ
Genesis 12 in the TOMA
Genesis 12 in the TTENT
Genesis 12 in the UBG
Genesis 12 in the UGV
Genesis 12 in the UGV2
Genesis 12 in the UGV3
Genesis 12 in the VBL
Genesis 12 in the VDCC
Genesis 12 in the YALU
Genesis 12 in the YAPE
Genesis 12 in the YBVTP
Genesis 12 in the ZBP