Genesis 23 (BOICB)

1 Sera dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ abụọ na asaa. 2 Ọ nwụrụ na Kiriat Arba (nke bụ Hebrọn), nʼala Kenan. Ebraham ruru ụjụ nʼihi Sera, kwaa akwa nke ukwuu nʼihi ọnwụ ya. 3 Ebraham sitere nʼebe ozu nwunye ya dị pụọ, jekwuru ụmụ Het gwa ha sị, 4 “Abụ m ọbịa na onye obodo ọzọ nʼetiti unu. Resinụ m ala m ji eme ebe olili nʼebe a, ka m nwee ike lie onye m nwụrụ anwụ.” 5 Ụmụ Het zara Ebraham sị, 6 “Nna anyị ukwu, gee anyị ntị. Nwa eze dị ukwu ka ị bụ nʼetiti anyị, lie onye gị nwụrụ anwụ nʼili ahụ nke kachasị mma nʼime ili anyị nwere. O nweghị onye ọbụla nʼime anyị ga-ajụ inye gị ala olili ya maka ili onye gị nwụrụ anwụ.” 7 Mgbe ahụ, Ebraham biliri kpọọ isiala nʼihu ndị nwe ala, bụ ndị Het, 8 sị ha, “Ọ bụrụ ọchịchọ unu ka m lie onye m nwụrụ anwụ, geenụ m ntị ma rịọrọ m Efrọn nwa Zoha, 9 ka o resi m ọgba Makipela, nke bụ nke ya, nke dị na ngwụsị ọhịa ya. Gwa ya ka o resi m ya nʼọnụ ahịa o ruru ka ọ bụrụ ebe olili m nwere nʼetiti unu.” 10 Efrọn onye Het nʼonwe ya so nọdụ nʼebe ahụ nʼetiti ndị ya. Ọ zara Ebraham nʼihu ndị Het niile bịara nʼọnụ ụzọ ama obodo 11 sị ya, “Mba! Nna m ukwu, gee m ntị. Ana m enye gị ala ahụ na ọgba dị nʼime ya nʼihu ndị a niile bụ ndị m. Gaa lie onye gị nwụrụ anwụ nʼime ya.” 12 Ọzọ Ebraham kpọrọ isiala nye ndị nwe ala, 13 ọ sịrị Efrọn, nʼihu ha niile, “Biko gee m ntị, aga m akwụ gị ọnụahịa iji zụọ ala ahụ. Nara m ya ka m nwee ike lie onye m nwụrụ anwụ nʼime ya.” 14 Efrọn zara Ebraham, 15 “Gee m ntị, nna m ukwu, ọ bụ ezie na ala ahụ ruru narị shekel ọlaọcha anọ, ma gịnị ka nke a bụ nʼetiti mụ na gị? Gaa lie onye gị nwụrụ anwụ nʼime ya.” 16 Ebraham kwenyere nʼego ole Efrọn chọrọ ka ọ kwụọ. O ji ihe ọtụtụ tụpụtara Efrọn ego ruru ọnụahịa ọ kpọrọ aha nʼihu ndị Het niile, narị shekel ọlaọcha anọ, dịka ihe ọtụtụ nke dị nʼoge ahụ nʼetiti ndị na-azụ ahịa. 17 Site nʼoge ahụ, ala ahụ Efrọn nwere na Makipela, nke dị nso na Mamre, ala ahụ na ọgba dị nʼime ya, na osisi niile dị nʼime ala ahụ niile gburugburu, 18 ghọrọ nke Ebraham dịka ihe nzụta ya nʼihu ụmụ Het, nʼihu ndị niile ndị bịara nʼọnụ ụzọ e si abata obodo ahụ. 19 Emesịa, Ebraham liri Sera nwunye ya nʼime ọgba ahụ dị nʼala dị na Makipela na nso Mamre (nke dị na Hebrọn) nʼala ndị Kenan. 20 Ya mere, ala ahụ na ọgba dị nʼime ya ka ndị Het resiri Ebraham ka ọ bụrụ nke ya, ebe a na-eli ozu.

In Other Versions

Genesis 23 in the ANGEFD

Genesis 23 in the ANTPNG2D

Genesis 23 in the AS21

Genesis 23 in the BAGH

Genesis 23 in the BBPNG

Genesis 23 in the BBT1E

Genesis 23 in the BDS

Genesis 23 in the BEV

Genesis 23 in the BHAD

Genesis 23 in the BIB

Genesis 23 in the BLPT

Genesis 23 in the BNT

Genesis 23 in the BNTABOOT

Genesis 23 in the BNTLV

Genesis 23 in the BOATCB

Genesis 23 in the BOATCB2

Genesis 23 in the BOBCV

Genesis 23 in the BOCNT

Genesis 23 in the BOECS

Genesis 23 in the BOGWICC

Genesis 23 in the BOHCB

Genesis 23 in the BOHCV

Genesis 23 in the BOHLNT

Genesis 23 in the BOHNTLTAL

Genesis 23 in the BOILNTAP

Genesis 23 in the BOITCV

Genesis 23 in the BOKCV

Genesis 23 in the BOKCV2

Genesis 23 in the BOKHWOG

Genesis 23 in the BOKSSV

Genesis 23 in the BOLCB

Genesis 23 in the BOLCB2

Genesis 23 in the BOMCV

Genesis 23 in the BONAV

Genesis 23 in the BONCB

Genesis 23 in the BONLT

Genesis 23 in the BONUT2

Genesis 23 in the BOPLNT

Genesis 23 in the BOSCB

Genesis 23 in the BOSNC

Genesis 23 in the BOTLNT

Genesis 23 in the BOVCB

Genesis 23 in the BOYCB

Genesis 23 in the BPBB

Genesis 23 in the BPH

Genesis 23 in the BSB

Genesis 23 in the CCB

Genesis 23 in the CUV

Genesis 23 in the CUVS

Genesis 23 in the DBT

Genesis 23 in the DGDNT

Genesis 23 in the DHNT

Genesis 23 in the DNT

Genesis 23 in the ELBE

Genesis 23 in the EMTV

Genesis 23 in the ESV

Genesis 23 in the FBV

Genesis 23 in the FEB

Genesis 23 in the GGMNT

Genesis 23 in the GNT

Genesis 23 in the HARY

Genesis 23 in the HNT

Genesis 23 in the IRVA

Genesis 23 in the IRVB

Genesis 23 in the IRVG

Genesis 23 in the IRVH

Genesis 23 in the IRVK

Genesis 23 in the IRVM

Genesis 23 in the IRVM2

Genesis 23 in the IRVO

Genesis 23 in the IRVP

Genesis 23 in the IRVT

Genesis 23 in the IRVT2

Genesis 23 in the IRVU

Genesis 23 in the ISVN

Genesis 23 in the JSNT

Genesis 23 in the KAPI

Genesis 23 in the KBT1ETNIK

Genesis 23 in the KBV

Genesis 23 in the KJV

Genesis 23 in the KNFD

Genesis 23 in the LBA

Genesis 23 in the LBLA

Genesis 23 in the LNT

Genesis 23 in the LSV

Genesis 23 in the MAAL

Genesis 23 in the MBV

Genesis 23 in the MBV2

Genesis 23 in the MHNT

Genesis 23 in the MKNFD

Genesis 23 in the MNG

Genesis 23 in the MNT

Genesis 23 in the MNT2

Genesis 23 in the MRS1T

Genesis 23 in the NAA

Genesis 23 in the NASB

Genesis 23 in the NBLA

Genesis 23 in the NBS

Genesis 23 in the NBVTP

Genesis 23 in the NET2

Genesis 23 in the NIV11

Genesis 23 in the NNT

Genesis 23 in the NNT2

Genesis 23 in the NNT3

Genesis 23 in the PDDPT

Genesis 23 in the PFNT

Genesis 23 in the RMNT

Genesis 23 in the SBIAS

Genesis 23 in the SBIBS

Genesis 23 in the SBIBS2

Genesis 23 in the SBICS

Genesis 23 in the SBIDS

Genesis 23 in the SBIGS

Genesis 23 in the SBIHS

Genesis 23 in the SBIIS

Genesis 23 in the SBIIS2

Genesis 23 in the SBIIS3

Genesis 23 in the SBIKS

Genesis 23 in the SBIKS2

Genesis 23 in the SBIMS

Genesis 23 in the SBIOS

Genesis 23 in the SBIPS

Genesis 23 in the SBISS

Genesis 23 in the SBITS

Genesis 23 in the SBITS2

Genesis 23 in the SBITS3

Genesis 23 in the SBITS4

Genesis 23 in the SBIUS

Genesis 23 in the SBIVS

Genesis 23 in the SBT

Genesis 23 in the SBT1E

Genesis 23 in the SCHL

Genesis 23 in the SNT

Genesis 23 in the SUSU

Genesis 23 in the SUSU2

Genesis 23 in the SYNO

Genesis 23 in the TBIAOTANT

Genesis 23 in the TBT1E

Genesis 23 in the TBT1E2

Genesis 23 in the TFTIP

Genesis 23 in the TFTU

Genesis 23 in the TGNTATF3T

Genesis 23 in the THAI

Genesis 23 in the TNFD

Genesis 23 in the TNT

Genesis 23 in the TNTIK

Genesis 23 in the TNTIL

Genesis 23 in the TNTIN

Genesis 23 in the TNTIP

Genesis 23 in the TNTIZ

Genesis 23 in the TOMA

Genesis 23 in the TTENT

Genesis 23 in the UBG

Genesis 23 in the UGV

Genesis 23 in the UGV2

Genesis 23 in the UGV3

Genesis 23 in the VBL

Genesis 23 in the VDCC

Genesis 23 in the YALU

Genesis 23 in the YAPE

Genesis 23 in the YBVTP

Genesis 23 in the ZBP