Hosea 1 (BOICB)
1 Okwu ONYENWE ANYỊ nke bịakwutere Hosiya nwa Beiri nʼoge Uzaya, na Jotam, na Ehaz, na Hezekaya, bụ ndị eze Juda, na nʼoge Jeroboam nwa Jehoash bụ eze nʼIzrel. 2 Na mmalite okwu ONYENWE ANYỊ site nʼọnụ Hosiya, ONYENWE ANYỊ gwara Hosiya sị, “Gaa lụtara onwe gị nwanyị na-akwa iko na ụmụ amụtara nʼịkwa iko, nʼihi na dịka nwanyị alụrụ alụ nʼakwa iko, ala a na-akwa iko nke ukwu site nʼịgbahapụ ONYENWE ANYỊ.” 3 Ya mere, ọ gara lụọ Goma nwa Diblaim, onye tụụrụ ime mụọra ya nwa nwoke. 4 ONYENWE ANYỊ gwara ya, “Aha ị ga-agụ nwantakịrị ahụ bụ Jezril. Nʼihi na tupu nwa oge nta agafee, aga m ata ezinaụlọ Jehu ahụhụ nʼihi ọbara ọ wụsiri na Jezril. Aga m eme ka alaeze nke ụlọ Izrel kwụsị. 5 Nʼụbọchị ahụ, aga m agbaji ụta Izrel na Ndagwurugwu Jezril.” 6 Emesịa, Goma tụụrụ ime ọzọ, mụta nwa nwanyị. Ọ gwara ya, “Aha ị ga-agụ ya bụ Lo-Ruhama, nʼihi na agaghị m enwekwa obi ebere ọzọ nʼahụ ụlọ Izrel, ịgbaghara ha mmehie ha. 7 Ma aga m enwe obi ebere nʼahụ ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-azọpụta ha site na ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ha. Agaghị m eji ngwa agha ọbụla, dịka ụta maọbụ mma agha maọbụ ike ibu agha maọbụ ịnyịnya maọbụ ndị na-agba ịnyịnya zọpụta ha.” 8 Mgbe ọ jụrụ Lo-Ruhama ara, ọ tụụrụ ime ọzọ, mụọ nwa nwoke. 9 ONYENWE ANYỊ sịrị, “Kpọọ aha ya Lo-ammi, nke pụtara unu abụghị ndị m, nʼihi na unu abụghị ndị nke m, mụ onwe m abụkwaghị Chineke unu. 10 “Ma ọnụọgụgụ ụmụ Izrel ga-adị ka aja dị nʼọnụ oke osimiri nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ tụọ nʼihe ọtụtụ. Nʼebe ahụ a nọ sị ha, ‘Unu abụghị ndị m,’ nʼebe ahụ ka a ga-anọ sịkwa ha, ‘Ụmụ Chineke dị ndụ ka unu bụ.’ 11 A ga-achịkọtakwa ndị Juda na ndị Izrel ọnụ. Ha ga-ahọpụtakwara onwe ha otu onyeisi, si nʼala ahụ rigopụta, nʼihi ihe ukwu ka ụbọchị Jezril ga-abụ.
In Other Versions
Hosea 1 in the ANGEFD
Hosea 1 in the ANTPNG2D
Hosea 1 in the AS21
Hosea 1 in the BAGH
Hosea 1 in the BBPNG
Hosea 1 in the BBT1E
Hosea 1 in the BDS
Hosea 1 in the BEV
Hosea 1 in the BHAD
Hosea 1 in the BIB
Hosea 1 in the BLPT
Hosea 1 in the BNT
Hosea 1 in the BNTABOOT
Hosea 1 in the BNTLV
Hosea 1 in the BOATCB
Hosea 1 in the BOATCB2
Hosea 1 in the BOBCV
Hosea 1 in the BOCNT
Hosea 1 in the BOECS
Hosea 1 in the BOGWICC
Hosea 1 in the BOHCB
Hosea 1 in the BOHCV
Hosea 1 in the BOHLNT
Hosea 1 in the BOHNTLTAL
Hosea 1 in the BOILNTAP
Hosea 1 in the BOITCV
Hosea 1 in the BOKCV
Hosea 1 in the BOKCV2
Hosea 1 in the BOKHWOG
Hosea 1 in the BOKSSV
Hosea 1 in the BOLCB
Hosea 1 in the BOLCB2
Hosea 1 in the BOMCV
Hosea 1 in the BONAV
Hosea 1 in the BONCB
Hosea 1 in the BONLT
Hosea 1 in the BONUT2
Hosea 1 in the BOPLNT
Hosea 1 in the BOSCB
Hosea 1 in the BOSNC
Hosea 1 in the BOTLNT
Hosea 1 in the BOVCB
Hosea 1 in the BOYCB
Hosea 1 in the BPBB
Hosea 1 in the BPH
Hosea 1 in the BSB
Hosea 1 in the CCB
Hosea 1 in the CUV
Hosea 1 in the CUVS
Hosea 1 in the DBT
Hosea 1 in the DGDNT
Hosea 1 in the DHNT
Hosea 1 in the DNT
Hosea 1 in the ELBE
Hosea 1 in the EMTV
Hosea 1 in the ESV
Hosea 1 in the FBV
Hosea 1 in the FEB
Hosea 1 in the GGMNT
Hosea 1 in the GNT
Hosea 1 in the HARY
Hosea 1 in the HNT
Hosea 1 in the IRVA
Hosea 1 in the IRVB
Hosea 1 in the IRVG
Hosea 1 in the IRVH
Hosea 1 in the IRVK
Hosea 1 in the IRVM
Hosea 1 in the IRVM2
Hosea 1 in the IRVO
Hosea 1 in the IRVP
Hosea 1 in the IRVT
Hosea 1 in the IRVT2
Hosea 1 in the IRVU
Hosea 1 in the ISVN
Hosea 1 in the JSNT
Hosea 1 in the KAPI
Hosea 1 in the KBT1ETNIK
Hosea 1 in the KBV
Hosea 1 in the KJV
Hosea 1 in the KNFD
Hosea 1 in the LBA
Hosea 1 in the LBLA
Hosea 1 in the LNT
Hosea 1 in the LSV
Hosea 1 in the MAAL
Hosea 1 in the MBV
Hosea 1 in the MBV2
Hosea 1 in the MHNT
Hosea 1 in the MKNFD
Hosea 1 in the MNG
Hosea 1 in the MNT
Hosea 1 in the MNT2
Hosea 1 in the MRS1T
Hosea 1 in the NAA
Hosea 1 in the NASB
Hosea 1 in the NBLA
Hosea 1 in the NBS
Hosea 1 in the NBVTP
Hosea 1 in the NET2
Hosea 1 in the NIV11
Hosea 1 in the NNT
Hosea 1 in the NNT2
Hosea 1 in the NNT3
Hosea 1 in the PDDPT
Hosea 1 in the PFNT
Hosea 1 in the RMNT
Hosea 1 in the SBIAS
Hosea 1 in the SBIBS
Hosea 1 in the SBIBS2
Hosea 1 in the SBICS
Hosea 1 in the SBIDS
Hosea 1 in the SBIGS
Hosea 1 in the SBIHS
Hosea 1 in the SBIIS
Hosea 1 in the SBIIS2
Hosea 1 in the SBIIS3
Hosea 1 in the SBIKS
Hosea 1 in the SBIKS2
Hosea 1 in the SBIMS
Hosea 1 in the SBIOS
Hosea 1 in the SBIPS
Hosea 1 in the SBISS
Hosea 1 in the SBITS
Hosea 1 in the SBITS2
Hosea 1 in the SBITS3
Hosea 1 in the SBITS4
Hosea 1 in the SBIUS
Hosea 1 in the SBIVS
Hosea 1 in the SBT
Hosea 1 in the SBT1E
Hosea 1 in the SCHL
Hosea 1 in the SNT
Hosea 1 in the SUSU
Hosea 1 in the SUSU2
Hosea 1 in the SYNO
Hosea 1 in the TBIAOTANT
Hosea 1 in the TBT1E
Hosea 1 in the TBT1E2
Hosea 1 in the TFTIP
Hosea 1 in the TFTU
Hosea 1 in the TGNTATF3T
Hosea 1 in the THAI
Hosea 1 in the TNFD
Hosea 1 in the TNT
Hosea 1 in the TNTIK
Hosea 1 in the TNTIL
Hosea 1 in the TNTIN
Hosea 1 in the TNTIP
Hosea 1 in the TNTIZ
Hosea 1 in the TOMA
Hosea 1 in the TTENT
Hosea 1 in the UBG
Hosea 1 in the UGV
Hosea 1 in the UGV2
Hosea 1 in the UGV3
Hosea 1 in the VBL
Hosea 1 in the VDCC
Hosea 1 in the YALU
Hosea 1 in the YAPE
Hosea 1 in the YBVTP
Hosea 1 in the ZBP