Hosea 8 (BOICB)

1 “Tinye opi ike nʼọnụ gị!Nʼihi na ugo nʼefefe nʼelu ụlọ ONYENWE ANYỊ,nʼihi na ha emebiela ọgbụgba ndụ m,nupu isi megide iwu m. 2 Ugbu a ndị Izrel na-etiku m mkpu akwa,‘Chineke anyị, anyị bụ Izrel maara gị.’ 3 Ma Izrel ajụla ihe dị mma.Ugbu a, ndị iro ga-achụ ya ọsọ. 4 Ha meere onwe ha ndị eze, ma ha ajụtaghị m ase;ha na-achọrọkwa ndị ọchịchị, ma ghara ịjụta ase nʼaka m.Ọlaọcha na ọlaedo haka ha ji na-akpụrụ onwe ha arụsị,nke ha ji ebibi onwe ha. 5 Ajụla m arụsị nwa ehi a ị kpụrụ, O Sameria.Nʼihi na ọnụma m na-ere ọkụ megide ha.Ruo olee mgbe ka ha ga-anọ bụrụ ndị na-enweghị ike ịdị ọcha? 6 Ọ bụ nʼIzrel ka ha si.Ọ bụ onye na-akpụ ụzụ kpụrụ ya;ọ bụghị Chineke.A ga-akụrisikwanwa ehi Sameria ahụ. 7 “Ha akụọla ifufe,ha ga-aghọtakwa oke ifufe.Osisi ọka ha na-eguzona-enweghị okpo ọka ọbụla.A sịkwarị na ọ mịrị mkpụrụ,ndị mba ọzọ ga-atapịa ya. 8 Elodala Izrel!Lee, ha nọ ugbu a nʼetiti ndị mba ọzọdịka mkpọkọrọ ite. 9 Nʼihi na ha ejeela Asịrịadịka ịnyịnya ibu ọhịa na-awagharị naanị ya.Ifrem ewerela onwe ya resi ndị enyi ya. 10 Ọ bụ ezie na ha ewerela onwe ha resi ọtụtụ mba dị iche iche,aga m achịkọta ha.Ha ga-atakwa ahụnʼihi ọnọdụ mmegbu nke eze na ndịisi ga-achị ha. 11 “Nʼihi na Ifrem ewuola ọtụtụ ebe nchụaja maka ịchụ aja mmehie,ebe nchụaja ndị a abụrụla ebe a na-eme mmehie. 12 E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,ma ha were ya dịka ihe e si na mba ọzọ webata. 13 Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,ha na-erikwa anụ ndị ahụ ha jiri chụọ aja,ma na ONYENWE ANYỊ enweghị mmasị nʼebe aja ha dị.Ugbu a, ọ ga-echeta ajọ omume ha,nye ha ntaramahụhụ nʼihi mmehie niile ha,ha ga-alaghachi nʼIjipt. 14 Izrel echezọọla Onye kere hama wukwaa obi ndị eze dị iche iche.Juda ewukwaala obodo dị iche iche e wusiri ike.Nʼihi ya, aga m ezite ọkụ nʼobodo ha niile,ọkụ ga-erepịa obodo ha niile e wusiri ike.”

In Other Versions

Hosea 8 in the ANGEFD

Hosea 8 in the ANTPNG2D

Hosea 8 in the AS21

Hosea 8 in the BAGH

Hosea 8 in the BBPNG

Hosea 8 in the BBT1E

Hosea 8 in the BDS

Hosea 8 in the BEV

Hosea 8 in the BHAD

Hosea 8 in the BIB

Hosea 8 in the BLPT

Hosea 8 in the BNT

Hosea 8 in the BNTABOOT

Hosea 8 in the BNTLV

Hosea 8 in the BOATCB

Hosea 8 in the BOATCB2

Hosea 8 in the BOBCV

Hosea 8 in the BOCNT

Hosea 8 in the BOECS

Hosea 8 in the BOGWICC

Hosea 8 in the BOHCB

Hosea 8 in the BOHCV

Hosea 8 in the BOHLNT

Hosea 8 in the BOHNTLTAL

Hosea 8 in the BOILNTAP

Hosea 8 in the BOITCV

Hosea 8 in the BOKCV

Hosea 8 in the BOKCV2

Hosea 8 in the BOKHWOG

Hosea 8 in the BOKSSV

Hosea 8 in the BOLCB

Hosea 8 in the BOLCB2

Hosea 8 in the BOMCV

Hosea 8 in the BONAV

Hosea 8 in the BONCB

Hosea 8 in the BONLT

Hosea 8 in the BONUT2

Hosea 8 in the BOPLNT

Hosea 8 in the BOSCB

Hosea 8 in the BOSNC

Hosea 8 in the BOTLNT

Hosea 8 in the BOVCB

Hosea 8 in the BOYCB

Hosea 8 in the BPBB

Hosea 8 in the BPH

Hosea 8 in the BSB

Hosea 8 in the CCB

Hosea 8 in the CUV

Hosea 8 in the CUVS

Hosea 8 in the DBT

Hosea 8 in the DGDNT

Hosea 8 in the DHNT

Hosea 8 in the DNT

Hosea 8 in the ELBE

Hosea 8 in the EMTV

Hosea 8 in the ESV

Hosea 8 in the FBV

Hosea 8 in the FEB

Hosea 8 in the GGMNT

Hosea 8 in the GNT

Hosea 8 in the HARY

Hosea 8 in the HNT

Hosea 8 in the IRVA

Hosea 8 in the IRVB

Hosea 8 in the IRVG

Hosea 8 in the IRVH

Hosea 8 in the IRVK

Hosea 8 in the IRVM

Hosea 8 in the IRVM2

Hosea 8 in the IRVO

Hosea 8 in the IRVP

Hosea 8 in the IRVT

Hosea 8 in the IRVT2

Hosea 8 in the IRVU

Hosea 8 in the ISVN

Hosea 8 in the JSNT

Hosea 8 in the KAPI

Hosea 8 in the KBT1ETNIK

Hosea 8 in the KBV

Hosea 8 in the KJV

Hosea 8 in the KNFD

Hosea 8 in the LBA

Hosea 8 in the LBLA

Hosea 8 in the LNT

Hosea 8 in the LSV

Hosea 8 in the MAAL

Hosea 8 in the MBV

Hosea 8 in the MBV2

Hosea 8 in the MHNT

Hosea 8 in the MKNFD

Hosea 8 in the MNG

Hosea 8 in the MNT

Hosea 8 in the MNT2

Hosea 8 in the MRS1T

Hosea 8 in the NAA

Hosea 8 in the NASB

Hosea 8 in the NBLA

Hosea 8 in the NBS

Hosea 8 in the NBVTP

Hosea 8 in the NET2

Hosea 8 in the NIV11

Hosea 8 in the NNT

Hosea 8 in the NNT2

Hosea 8 in the NNT3

Hosea 8 in the PDDPT

Hosea 8 in the PFNT

Hosea 8 in the RMNT

Hosea 8 in the SBIAS

Hosea 8 in the SBIBS

Hosea 8 in the SBIBS2

Hosea 8 in the SBICS

Hosea 8 in the SBIDS

Hosea 8 in the SBIGS

Hosea 8 in the SBIHS

Hosea 8 in the SBIIS

Hosea 8 in the SBIIS2

Hosea 8 in the SBIIS3

Hosea 8 in the SBIKS

Hosea 8 in the SBIKS2

Hosea 8 in the SBIMS

Hosea 8 in the SBIOS

Hosea 8 in the SBIPS

Hosea 8 in the SBISS

Hosea 8 in the SBITS

Hosea 8 in the SBITS2

Hosea 8 in the SBITS3

Hosea 8 in the SBITS4

Hosea 8 in the SBIUS

Hosea 8 in the SBIVS

Hosea 8 in the SBT

Hosea 8 in the SBT1E

Hosea 8 in the SCHL

Hosea 8 in the SNT

Hosea 8 in the SUSU

Hosea 8 in the SUSU2

Hosea 8 in the SYNO

Hosea 8 in the TBIAOTANT

Hosea 8 in the TBT1E

Hosea 8 in the TBT1E2

Hosea 8 in the TFTIP

Hosea 8 in the TFTU

Hosea 8 in the TGNTATF3T

Hosea 8 in the THAI

Hosea 8 in the TNFD

Hosea 8 in the TNT

Hosea 8 in the TNTIK

Hosea 8 in the TNTIL

Hosea 8 in the TNTIN

Hosea 8 in the TNTIP

Hosea 8 in the TNTIZ

Hosea 8 in the TOMA

Hosea 8 in the TTENT

Hosea 8 in the UBG

Hosea 8 in the UGV

Hosea 8 in the UGV2

Hosea 8 in the UGV3

Hosea 8 in the VBL

Hosea 8 in the VDCC

Hosea 8 in the YALU

Hosea 8 in the YAPE

Hosea 8 in the YBVTP

Hosea 8 in the ZBP