Isaiah 50 (BOICB)

1 Otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị,“Olee ebe akwụkwọ m ji gbaa nne unu alụkwaghị m dịbụ nke m ji chụpụ ya?Ma ọ bụ onye nʼime ndị m ji ụgwọka m resiri unu?Ọ bụ nʼihi mmehie unu ka e ji ree unu;nʼihi mmebi iwu unu ka e jiri chụọ nne unu. 2 Gịnị mere o ji bụrụ na o nweghị onye nọ ya mgbe m bịara?Gịnị mere o nweghị onye zara m mgbe m kpọrọ oku?Ọ pụtara na aka m dị mkpụmkpụ ịzọpụta unu?Ọ ga-abụ na m enwekwaghị ike ịzọpụta?Nʼihi na enwere m ike ịbara osimiri mba mee ya ka ọ ghọọ ala akọrọ.Enwere m ike ime ka osimiri ghọrọ ọzara,ka azụ niile dị nʼime ya nwụọnʼihi enweghị mmiri. 3 Ọ bụ mụ bụ onye ahụ na-eme ka ọchịchịrị kpuchie ihu eluigwe,ka ihu eluigwe dịrị ka ihu onye na-eru ụjụ.” 4 Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ enyela m amamihe yaka m nwee ike ịmata ihe m ga-agwa ndị a ike gwụrụ.Ụtụtụ niile ka ọ na-akpọte mmụọ m,meghee akpa uche m, ime ka m ghọta uche ya. 5 Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ emeghela ntị m abụọ,ma enupughị m isi,a tụgharịkwaghị m azụ. 6 Azụ m ka m megheere ndị tiri m ihe;agba nti m abụọ ka m hapụụrụ ndị hopusiri m afụọnụ m.Ezopụghị m ihu mnʼebe ndị na-akwa emo, na ndị na-agbụ ọnụ mmiri nọ. 7 Ebe ọ bụ na Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ na-enyere m aka,ihere agaghị eme m.Nʼihi ya, ejikerela m onwe m ime uche ya; agaghị m elekwa anya nʼazụ,a maara m na ihere agaghị eme m. 8 Nʼihi na onye na-agụ m nʼonye ezi omume nọ nso.Onye ga-apụta ibo m ebubo?Ya pụta ka anyị guzo ihu na ihu!Onye nwere ebubo megide m?Ya bịa ka anyị kwuo ya. 9 Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ bụ onye na-enyere m aka.Onye pụrụ ịma m ikpe?Lee, ha niile ga-aka nka dịrị ka uwe,nla ga-erichapụkwa ha. 10 Onye nʼetiti unu bụ onye ahụ na-atụ egwu ONYENWE ANYỊ,na-egekwa ntị nʼokwu odibo ya?Ka onye ahụ na-eje ije nʼọchịchịrị,nke na-enweghị ìhè ọbụla,tụkwasị obi nʼaha ONYENWE ANYỊdaberekwa na Chineke ha. 11 Ma lee, unu niile ndị na-amụnye ọkụ,ndị meere onwe ha ọwaọkụ,nke unu ji na-ejegharị nʼọchịchịrị,gaanụ nʼihu na-ejegharị nʼìhè ọkụ ahụ unu mụnyeere onwe unu.Ihe unu ga-anata site nʼaka Onyenwe anyịbụ ihe mwute nke ga-abịakwasị unu.

In Other Versions

Isaiah 50 in the ANGEFD

Isaiah 50 in the ANTPNG2D

Isaiah 50 in the AS21

Isaiah 50 in the BAGH

Isaiah 50 in the BBPNG

Isaiah 50 in the BBT1E

Isaiah 50 in the BDS

Isaiah 50 in the BEV

Isaiah 50 in the BHAD

Isaiah 50 in the BIB

Isaiah 50 in the BLPT

Isaiah 50 in the BNT

Isaiah 50 in the BNTABOOT

Isaiah 50 in the BNTLV

Isaiah 50 in the BOATCB

Isaiah 50 in the BOATCB2

Isaiah 50 in the BOBCV

Isaiah 50 in the BOCNT

Isaiah 50 in the BOECS

Isaiah 50 in the BOGWICC

Isaiah 50 in the BOHCB

Isaiah 50 in the BOHCV

Isaiah 50 in the BOHLNT

Isaiah 50 in the BOHNTLTAL

Isaiah 50 in the BOILNTAP

Isaiah 50 in the BOITCV

Isaiah 50 in the BOKCV

Isaiah 50 in the BOKCV2

Isaiah 50 in the BOKHWOG

Isaiah 50 in the BOKSSV

Isaiah 50 in the BOLCB

Isaiah 50 in the BOLCB2

Isaiah 50 in the BOMCV

Isaiah 50 in the BONAV

Isaiah 50 in the BONCB

Isaiah 50 in the BONLT

Isaiah 50 in the BONUT2

Isaiah 50 in the BOPLNT

Isaiah 50 in the BOSCB

Isaiah 50 in the BOSNC

Isaiah 50 in the BOTLNT

Isaiah 50 in the BOVCB

Isaiah 50 in the BOYCB

Isaiah 50 in the BPBB

Isaiah 50 in the BPH

Isaiah 50 in the BSB

Isaiah 50 in the CCB

Isaiah 50 in the CUV

Isaiah 50 in the CUVS

Isaiah 50 in the DBT

Isaiah 50 in the DGDNT

Isaiah 50 in the DHNT

Isaiah 50 in the DNT

Isaiah 50 in the ELBE

Isaiah 50 in the EMTV

Isaiah 50 in the ESV

Isaiah 50 in the FBV

Isaiah 50 in the FEB

Isaiah 50 in the GGMNT

Isaiah 50 in the GNT

Isaiah 50 in the HARY

Isaiah 50 in the HNT

Isaiah 50 in the IRVA

Isaiah 50 in the IRVB

Isaiah 50 in the IRVG

Isaiah 50 in the IRVH

Isaiah 50 in the IRVK

Isaiah 50 in the IRVM

Isaiah 50 in the IRVM2

Isaiah 50 in the IRVO

Isaiah 50 in the IRVP

Isaiah 50 in the IRVT

Isaiah 50 in the IRVT2

Isaiah 50 in the IRVU

Isaiah 50 in the ISVN

Isaiah 50 in the JSNT

Isaiah 50 in the KAPI

Isaiah 50 in the KBT1ETNIK

Isaiah 50 in the KBV

Isaiah 50 in the KJV

Isaiah 50 in the KNFD

Isaiah 50 in the LBA

Isaiah 50 in the LBLA

Isaiah 50 in the LNT

Isaiah 50 in the LSV

Isaiah 50 in the MAAL

Isaiah 50 in the MBV

Isaiah 50 in the MBV2

Isaiah 50 in the MHNT

Isaiah 50 in the MKNFD

Isaiah 50 in the MNG

Isaiah 50 in the MNT

Isaiah 50 in the MNT2

Isaiah 50 in the MRS1T

Isaiah 50 in the NAA

Isaiah 50 in the NASB

Isaiah 50 in the NBLA

Isaiah 50 in the NBS

Isaiah 50 in the NBVTP

Isaiah 50 in the NET2

Isaiah 50 in the NIV11

Isaiah 50 in the NNT

Isaiah 50 in the NNT2

Isaiah 50 in the NNT3

Isaiah 50 in the PDDPT

Isaiah 50 in the PFNT

Isaiah 50 in the RMNT

Isaiah 50 in the SBIAS

Isaiah 50 in the SBIBS

Isaiah 50 in the SBIBS2

Isaiah 50 in the SBICS

Isaiah 50 in the SBIDS

Isaiah 50 in the SBIGS

Isaiah 50 in the SBIHS

Isaiah 50 in the SBIIS

Isaiah 50 in the SBIIS2

Isaiah 50 in the SBIIS3

Isaiah 50 in the SBIKS

Isaiah 50 in the SBIKS2

Isaiah 50 in the SBIMS

Isaiah 50 in the SBIOS

Isaiah 50 in the SBIPS

Isaiah 50 in the SBISS

Isaiah 50 in the SBITS

Isaiah 50 in the SBITS2

Isaiah 50 in the SBITS3

Isaiah 50 in the SBITS4

Isaiah 50 in the SBIUS

Isaiah 50 in the SBIVS

Isaiah 50 in the SBT

Isaiah 50 in the SBT1E

Isaiah 50 in the SCHL

Isaiah 50 in the SNT

Isaiah 50 in the SUSU

Isaiah 50 in the SUSU2

Isaiah 50 in the SYNO

Isaiah 50 in the TBIAOTANT

Isaiah 50 in the TBT1E

Isaiah 50 in the TBT1E2

Isaiah 50 in the TFTIP

Isaiah 50 in the TFTU

Isaiah 50 in the TGNTATF3T

Isaiah 50 in the THAI

Isaiah 50 in the TNFD

Isaiah 50 in the TNT

Isaiah 50 in the TNTIK

Isaiah 50 in the TNTIL

Isaiah 50 in the TNTIN

Isaiah 50 in the TNTIP

Isaiah 50 in the TNTIZ

Isaiah 50 in the TOMA

Isaiah 50 in the TTENT

Isaiah 50 in the UBG

Isaiah 50 in the UGV

Isaiah 50 in the UGV2

Isaiah 50 in the UGV3

Isaiah 50 in the VBL

Isaiah 50 in the VDCC

Isaiah 50 in the YALU

Isaiah 50 in the YAPE

Isaiah 50 in the YBVTP

Isaiah 50 in the ZBP