Isaiah 61 (BOICB)

1 Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ dị nʼahụ m,nʼihi na ONYENWE ANYỊ eteela m mmanụka m kwusaa oziọma nye ndị ogbenye.O zitela m ịkasị ndị obi ha tiwara etiwa obi,ikwupụta inwere onwe nye ndị a dọtara nʼagha,na ntọghapụ site nʼọchịchịrị nye ndị mkpọrọ. 2 O zitere m ikwupụta afọ mgbe Onyenwe anyị ga-eji ihuọma leta ndị mmadụ,na ụbọchị ịbọ ọbọ nke Chineke anyị.O zitekwara m ịkasị ndị niile na-eru ụjụ obi, 3 na igboro ndị niile na-eru ụjụ na Zayọn ihe na-akpa ha.O zitere m inye ha okpueze mara mmanʼọnọdụ ntụ,inye ha ọṅụ,nʼọnọdụ ịkwa akwa,na iyikwasị ha mmụọ otutonʼọnọdụ mmụọ ịda mba.Nʼihi na Chineke akụọla ezi omume nʼime ha,dịka osisi ook siri ike,igosi ịma mma ONYENWE ANYỊ. 4 Ha ga-ewugharịkwa ebe niile e tikpọrọ etikpọ nʼoge ochie,doziekwa ebe niile tọgbọrọ nʼefu site nʼoge dị anya;ha ga-eme ka obodo e tikpọrọ etikpọ dị ọhụrụ,bụ ebe tọgbọrọrị nʼefu nke ọtụtụ ọgbọ gara aga. 5 Ndị ọbịa ga-azụrụ gị igwe ewu na atụrụ unu;ndị mba ọzọ ga-akọrọ unu ala ubi unu, lekọtakwa ubi vaịnị unu niile. 6 A ga-akpọ unu ndị nchụaja ONYENWE ANYỊ,kpọkwa unu ndị ozi Chineke anyị.A ga-eji akụ niile si na mba dị iche iche zụọ unu.Ọ bụkwa akụnụba ha ka unu ga-eji nyaa isi. 7 Nʼọnọdụ ihere dịịrị ha ugbu a,ndị m ga-enweta ngọzị okpukpu abụọ,nʼọnọdụ nkọcha dịịrị haha ga-aṅụrị ọṅụ nʼihi ihe nketa ha nwetara.Ha ga-enweta okpukpu ihe nketa ala abụọ,ketakwa ọṅụ nke ga-adịgidere ha ruo mgbe ebighị ebi. 8 “Nʼihi na mụ onwe m, ONYENWE ANYỊ, na-ahụ ikpe ziri ezi nʼanya.Ma ana m akpọ izu ohi na ajọ omume niile asị.Aga m esite nʼikwesị ntụkwasị obi m kwụghachi ndị m nʼihi ahụhụ ha tara,mụ na ha ga-agbakwa ndụ ebighị ebi. 9 Mkpụrụ ha ga-abụ ndị a ma ama,a ga-asọpụkwara ha nʼetiti mba niile.Ndị niile hụrụ ha ga-amata,kwupụtakwa na ha bụ ndị ONYENWE ANYỊ gọziri.” 10 Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime ONYENWE ANYỊ,mkpụrụobi m ga-etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke m.Nʼihi na o werela uwe nzọpụta kpuchie m,werekwa uwe oke ọṅụ nke ezi omume ya yikwasị m nʼahụ.Adị m ka nwoke na-alụ nwanyị ọhụrụ, onye na-emezi isi ya ka ọ dịrị ka nke onye nchụaja.E, adị m ka nwaagbọghọ na-alụ di, nke ji ọla ọma dị iche iche chọọ onwe ya mma. 11 Dịka aja dị nʼubi si eme ka ihe a kụrụ nʼubi pupụta,dịka ubi a gbara ogige si eme ka mkpụrụ ubi too,otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ga-esi mee ka ezi omume na otutopupụta nʼihu mba niile.

In Other Versions

Isaiah 61 in the ANGEFD

Isaiah 61 in the ANTPNG2D

Isaiah 61 in the AS21

Isaiah 61 in the BAGH

Isaiah 61 in the BBPNG

Isaiah 61 in the BBT1E

Isaiah 61 in the BDS

Isaiah 61 in the BEV

Isaiah 61 in the BHAD

Isaiah 61 in the BIB

Isaiah 61 in the BLPT

Isaiah 61 in the BNT

Isaiah 61 in the BNTABOOT

Isaiah 61 in the BNTLV

Isaiah 61 in the BOATCB

Isaiah 61 in the BOATCB2

Isaiah 61 in the BOBCV

Isaiah 61 in the BOCNT

Isaiah 61 in the BOECS

Isaiah 61 in the BOGWICC

Isaiah 61 in the BOHCB

Isaiah 61 in the BOHCV

Isaiah 61 in the BOHLNT

Isaiah 61 in the BOHNTLTAL

Isaiah 61 in the BOILNTAP

Isaiah 61 in the BOITCV

Isaiah 61 in the BOKCV

Isaiah 61 in the BOKCV2

Isaiah 61 in the BOKHWOG

Isaiah 61 in the BOKSSV

Isaiah 61 in the BOLCB

Isaiah 61 in the BOLCB2

Isaiah 61 in the BOMCV

Isaiah 61 in the BONAV

Isaiah 61 in the BONCB

Isaiah 61 in the BONLT

Isaiah 61 in the BONUT2

Isaiah 61 in the BOPLNT

Isaiah 61 in the BOSCB

Isaiah 61 in the BOSNC

Isaiah 61 in the BOTLNT

Isaiah 61 in the BOVCB

Isaiah 61 in the BOYCB

Isaiah 61 in the BPBB

Isaiah 61 in the BPH

Isaiah 61 in the BSB

Isaiah 61 in the CCB

Isaiah 61 in the CUV

Isaiah 61 in the CUVS

Isaiah 61 in the DBT

Isaiah 61 in the DGDNT

Isaiah 61 in the DHNT

Isaiah 61 in the DNT

Isaiah 61 in the ELBE

Isaiah 61 in the EMTV

Isaiah 61 in the ESV

Isaiah 61 in the FBV

Isaiah 61 in the FEB

Isaiah 61 in the GGMNT

Isaiah 61 in the GNT

Isaiah 61 in the HARY

Isaiah 61 in the HNT

Isaiah 61 in the IRVA

Isaiah 61 in the IRVB

Isaiah 61 in the IRVG

Isaiah 61 in the IRVH

Isaiah 61 in the IRVK

Isaiah 61 in the IRVM

Isaiah 61 in the IRVM2

Isaiah 61 in the IRVO

Isaiah 61 in the IRVP

Isaiah 61 in the IRVT

Isaiah 61 in the IRVT2

Isaiah 61 in the IRVU

Isaiah 61 in the ISVN

Isaiah 61 in the JSNT

Isaiah 61 in the KAPI

Isaiah 61 in the KBT1ETNIK

Isaiah 61 in the KBV

Isaiah 61 in the KJV

Isaiah 61 in the KNFD

Isaiah 61 in the LBA

Isaiah 61 in the LBLA

Isaiah 61 in the LNT

Isaiah 61 in the LSV

Isaiah 61 in the MAAL

Isaiah 61 in the MBV

Isaiah 61 in the MBV2

Isaiah 61 in the MHNT

Isaiah 61 in the MKNFD

Isaiah 61 in the MNG

Isaiah 61 in the MNT

Isaiah 61 in the MNT2

Isaiah 61 in the MRS1T

Isaiah 61 in the NAA

Isaiah 61 in the NASB

Isaiah 61 in the NBLA

Isaiah 61 in the NBS

Isaiah 61 in the NBVTP

Isaiah 61 in the NET2

Isaiah 61 in the NIV11

Isaiah 61 in the NNT

Isaiah 61 in the NNT2

Isaiah 61 in the NNT3

Isaiah 61 in the PDDPT

Isaiah 61 in the PFNT

Isaiah 61 in the RMNT

Isaiah 61 in the SBIAS

Isaiah 61 in the SBIBS

Isaiah 61 in the SBIBS2

Isaiah 61 in the SBICS

Isaiah 61 in the SBIDS

Isaiah 61 in the SBIGS

Isaiah 61 in the SBIHS

Isaiah 61 in the SBIIS

Isaiah 61 in the SBIIS2

Isaiah 61 in the SBIIS3

Isaiah 61 in the SBIKS

Isaiah 61 in the SBIKS2

Isaiah 61 in the SBIMS

Isaiah 61 in the SBIOS

Isaiah 61 in the SBIPS

Isaiah 61 in the SBISS

Isaiah 61 in the SBITS

Isaiah 61 in the SBITS2

Isaiah 61 in the SBITS3

Isaiah 61 in the SBITS4

Isaiah 61 in the SBIUS

Isaiah 61 in the SBIVS

Isaiah 61 in the SBT

Isaiah 61 in the SBT1E

Isaiah 61 in the SCHL

Isaiah 61 in the SNT

Isaiah 61 in the SUSU

Isaiah 61 in the SUSU2

Isaiah 61 in the SYNO

Isaiah 61 in the TBIAOTANT

Isaiah 61 in the TBT1E

Isaiah 61 in the TBT1E2

Isaiah 61 in the TFTIP

Isaiah 61 in the TFTU

Isaiah 61 in the TGNTATF3T

Isaiah 61 in the THAI

Isaiah 61 in the TNFD

Isaiah 61 in the TNT

Isaiah 61 in the TNTIK

Isaiah 61 in the TNTIL

Isaiah 61 in the TNTIN

Isaiah 61 in the TNTIP

Isaiah 61 in the TNTIZ

Isaiah 61 in the TOMA

Isaiah 61 in the TTENT

Isaiah 61 in the UBG

Isaiah 61 in the UGV

Isaiah 61 in the UGV2

Isaiah 61 in the UGV3

Isaiah 61 in the VBL

Isaiah 61 in the VDCC

Isaiah 61 in the YALU

Isaiah 61 in the YAPE

Isaiah 61 in the YBVTP

Isaiah 61 in the ZBP