Job 2 (BOICB)

1 Ụbọchị ọzọkwa, ụmụ Chineke bịakwara igosi onwe ha nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ekwensu sonyekwaara ha ọzọ bịakwa igosi onwe ya nʼihu ya. 2 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ jụkwara ekwensu ajụjụ sị, “Ebee ka i si abịa?”Ekwensu zara ONYENWE ANYỊ, “Site nʼịwagharị nʼụwa na site nʼịgagharị ihu na azụ nʼime ya.” 3 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ sịrị ekwensu, “I leziela ohu m nwoke Job anya? Ọ dịghị onye ọzọ dị nʼụwa nke dịka ya. Ọ bụ nwoke zuruoke, onye na-emekwa ihe ziri ezi. Ọ bụ onye na-atụ egwu Chineke, na-adịghị etinye aka ya nʼihe ọjọọ ọbụla. Ọ ka jidekwara izuoke ya, nʼagbanyeghị na ị kpaliri m imegide ya ka m laa ya nʼiyi mgbe ọ na-adịghị ihe o mere.” 4 Ekwensu zaghachiri ONYENWE ANYỊ, “Akpụkpọ anụ ahụ lara akpụkpọ anụ ahụ; mmadụ ga-enye ihe niile o nwere nʼọnọdụ ndụ ya. 5 Setịpụ aka gị metụ akpụkpọ anụ ahụ ya na ọkpụkpụ ya, ọ ghakwaghị ị bụ gị ọnụ nʼihu gị.” 6 ONYENWE ANYỊ sịrị ekwensu, “Lee, ọ nọ nʼaka gị. Kama ị ghaghị idebe ndụ ya.” 7 Mgbe ahụ, ekwensu sitere nʼihu ONYENWE ANYỊ pụọ. O were ọnya ọjọọ na-egbu mgbu tie Job, site nʼọbọ ụkwụ ya ruo nʼopi isi ya. 8 Job tụtụụrụ mpekele ite wara awa, jiri ya na-akọ onwe ya ọkọ nʼahụ, ma dinara nʼebe e kpokọtara ntụ. 9 Nwunye ya sịrị ya, “Ị ka na-eguzo nʼizuoke gị? Bụọ Chineke ọnụ, nwụọ.” 10 Ma ọ zara, “Ị na-ekwu okwu dịka otu nʼime ndị inyom nzuzu. Anyị ga-anata ihe ọma site nʼaka Chineke, hapụ ịnata ihe ọjọọ?”Ma nʼime nsogbu a niile, Job emehieghị site nʼikwu okwu ọjọọ ọbụla. 11 Mgbe ndị enyi Job atọ, Elifaz onye Teman, Bildad onye Shua na Zofa onye Neama, nụrụ banyere nsogbu niile dakwasịrị ya, ha biliri ije site nʼụlọ ha, ha zukọtara site na nkwekọrịta ịga nọnyere ya na ịkasị ya obi. 12 Mgbe ha hụrụ ya site nʼebe dị anya, ha amataghị ya, ha weliri olu bido iti mkpu akwa, dọkaa uwe ha yi nʼahụ ha, kporo aja kpokwasị onwe ha nʼisi. 13 Ha sooro Job nọdụ nʼala ụbọchị asaa, ehihie na abalị. Ọ dịghị onye gwara ya okwu nʼihi na ha hụrụ otu ihe mgbu ya si dị ukwuu.

In Other Versions

Job 2 in the ANGEFD

Job 2 in the ANTPNG2D

Job 2 in the AS21

Job 2 in the BAGH

Job 2 in the BBPNG

Job 2 in the BBT1E

Job 2 in the BDS

Job 2 in the BEV

Job 2 in the BHAD

Job 2 in the BIB

Job 2 in the BLPT

Job 2 in the BNT

Job 2 in the BNTABOOT

Job 2 in the BNTLV

Job 2 in the BOATCB

Job 2 in the BOATCB2

Job 2 in the BOBCV

Job 2 in the BOCNT

Job 2 in the BOECS

Job 2 in the BOGWICC

Job 2 in the BOHCB

Job 2 in the BOHCV

Job 2 in the BOHLNT

Job 2 in the BOHNTLTAL

Job 2 in the BOILNTAP

Job 2 in the BOITCV

Job 2 in the BOKCV

Job 2 in the BOKCV2

Job 2 in the BOKHWOG

Job 2 in the BOKSSV

Job 2 in the BOLCB

Job 2 in the BOLCB2

Job 2 in the BOMCV

Job 2 in the BONAV

Job 2 in the BONCB

Job 2 in the BONLT

Job 2 in the BONUT2

Job 2 in the BOPLNT

Job 2 in the BOSCB

Job 2 in the BOSNC

Job 2 in the BOTLNT

Job 2 in the BOVCB

Job 2 in the BOYCB

Job 2 in the BPBB

Job 2 in the BPH

Job 2 in the BSB

Job 2 in the CCB

Job 2 in the CUV

Job 2 in the CUVS

Job 2 in the DBT

Job 2 in the DGDNT

Job 2 in the DHNT

Job 2 in the DNT

Job 2 in the ELBE

Job 2 in the EMTV

Job 2 in the ESV

Job 2 in the FBV

Job 2 in the FEB

Job 2 in the GGMNT

Job 2 in the GNT

Job 2 in the HARY

Job 2 in the HNT

Job 2 in the IRVA

Job 2 in the IRVB

Job 2 in the IRVG

Job 2 in the IRVH

Job 2 in the IRVK

Job 2 in the IRVM

Job 2 in the IRVM2

Job 2 in the IRVO

Job 2 in the IRVP

Job 2 in the IRVT

Job 2 in the IRVT2

Job 2 in the IRVU

Job 2 in the ISVN

Job 2 in the JSNT

Job 2 in the KAPI

Job 2 in the KBT1ETNIK

Job 2 in the KBV

Job 2 in the KJV

Job 2 in the KNFD

Job 2 in the LBA

Job 2 in the LBLA

Job 2 in the LNT

Job 2 in the LSV

Job 2 in the MAAL

Job 2 in the MBV

Job 2 in the MBV2

Job 2 in the MHNT

Job 2 in the MKNFD

Job 2 in the MNG

Job 2 in the MNT

Job 2 in the MNT2

Job 2 in the MRS1T

Job 2 in the NAA

Job 2 in the NASB

Job 2 in the NBLA

Job 2 in the NBS

Job 2 in the NBVTP

Job 2 in the NET2

Job 2 in the NIV11

Job 2 in the NNT

Job 2 in the NNT2

Job 2 in the NNT3

Job 2 in the PDDPT

Job 2 in the PFNT

Job 2 in the RMNT

Job 2 in the SBIAS

Job 2 in the SBIBS

Job 2 in the SBIBS2

Job 2 in the SBICS

Job 2 in the SBIDS

Job 2 in the SBIGS

Job 2 in the SBIHS

Job 2 in the SBIIS

Job 2 in the SBIIS2

Job 2 in the SBIIS3

Job 2 in the SBIKS

Job 2 in the SBIKS2

Job 2 in the SBIMS

Job 2 in the SBIOS

Job 2 in the SBIPS

Job 2 in the SBISS

Job 2 in the SBITS

Job 2 in the SBITS2

Job 2 in the SBITS3

Job 2 in the SBITS4

Job 2 in the SBIUS

Job 2 in the SBIVS

Job 2 in the SBT

Job 2 in the SBT1E

Job 2 in the SCHL

Job 2 in the SNT

Job 2 in the SUSU

Job 2 in the SUSU2

Job 2 in the SYNO

Job 2 in the TBIAOTANT

Job 2 in the TBT1E

Job 2 in the TBT1E2

Job 2 in the TFTIP

Job 2 in the TFTU

Job 2 in the TGNTATF3T

Job 2 in the THAI

Job 2 in the TNFD

Job 2 in the TNT

Job 2 in the TNTIK

Job 2 in the TNTIL

Job 2 in the TNTIN

Job 2 in the TNTIP

Job 2 in the TNTIZ

Job 2 in the TOMA

Job 2 in the TTENT

Job 2 in the UBG

Job 2 in the UGV

Job 2 in the UGV2

Job 2 in the UGV3

Job 2 in the VBL

Job 2 in the VDCC

Job 2 in the YALU

Job 2 in the YAPE

Job 2 in the YBVTP

Job 2 in the ZBP