Leviticus 24 (BOICB)
1 ONYENWE ANYỊ gwara Mosis sị, 2 “Nye ndị Izrel niile iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv asụrụ asụ, nke a na-agwaghị ihe, maka itinye nʼiheọkụ ime ka ọkụ oriọna na-enwu mgbe niile. 3 Na mpụta nke akwa mgbochi nke kpuchiri igbe Ihe Ama ahụ, nʼime ụlọ nzute, Erọn ga-amụnye oriọna ndị ahụ nʼihu ONYENWE ANYỊ mgbe niile, site nʼuhuruchi ruo nʼụtụtụ. Nke a bụ ụkpụrụ ga-adịgide nye ọgbọ niile dị nʼihu. 4 Ihe ọkụ ọlaedo a nụchara anụcha ndị ahụ dọọ nʼelu ihe ịdọkwasị oriọna, nʼihu ONYENWE ANYỊ ga na-enwu ọkụ mgbe niile. 5 “Were ọka a kwọrọ nke ọma mee ogbe achịcha iri na abụọ. Jiri ihe ruru iko ọka asatọ mee otu ogbe achịcha ọbụla. 6 Doo achịcha ndị a nʼahịrị abụọ nʼelu tebul ahụ e ji ọlaedo a nụchara anụcha kpụọ, nke dị nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ogbe achịcha isii ga-adị nʼotu ahịrị. 7 Nʼogologo ahịrị ọbụla tinye insensi a na-agwaghị ihe, ka ọ bụrụ ihe nọchiri achịcha ndị a dịka onyinye nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ. 8 A ga-edo achịcha ndị a nʼihu ONYENWE ANYỊ oge niile, ụbọchị izuike niile, nʼọnọdụ ụmụ Izrel, dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi. 9 Ọ dịrị Erọn na ụmụ ya ndị ikom, bụ ndị ga-eri ya nʼime nʼebe nsọ ahụ, nʼihi na ọ bụ oke dịkarịsịrị nsọ, site nʼoke ha mgbe niile, nke sitere nʼonyinye nsure ọkụ e chere nye ONYENWE ANYỊ.” 10 Otu nwokorobịa, nke nna ya bụ onye Ijipt ma nne ya bụ onye Izrel, sitere nʼetiti ụmụ Izrel pụta. O ruo na nwoke a nne ya bụ onye Izrel na otu nʼime ndị ikom Izrel malitere ịlụ ọgụ. 11 Mgbe ha na-alụ ọgụ ahụ nwoke ahụ nne ya bụ onye Izrel kwuluru Aha ahụ kọchaa ya. Nʼihi ya, a kpọrọ ya ikpe nʼihu Mosis. (Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibri, onye ebo Dan.) 12 Ha tinyere nwoke ahụ nʼụlọ mkpọrọ na-eche ka ha nụ okwu ONYENWE ANYỊ, ịmata ihe ha ga-eme ya. 13 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ gwara Mosis sị, 14 “Kpụrụ onye nkwulu ahụ gaa nʼazụ obodo. Ndị niile nụrụ okwu ahụ o kwuru ga-ebikwasị ya aka ha nʼisi. Mgbe ahụ, ọgbakọ Izrel niile ga-eji nkume tugbuo ya. 15 Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla kọchara Chineke ya ga-ebu mmehie ya nʼisi ya. 16 Onye ọbụla kwuluru aha ONYENWE ANYỊ ka a ga-egbu. Mmadụ niile ga-agbakọ jiri nkume tugbuo onye ahụ. Onye ọbụla kwuluru Aha ahụ, maọbụ ọbịa, maọbụ nwa afọ ala, ka a ga-egbu. 17 “ ‘Onye ọbụla gburu mmadụ ka a ga-egbu. 18 Onye gburu anụ ụlọ na-abụghị nke ya, ga-akwụghachi ụgwọ ya. Ndụ ga-alara ndụ. 19 Onye ọbụla merụrụ mmadụ ibe ya ahụ, a ga-emerụkwa onye ahụ ahụ nʼebe o merụrụ ibe ya ahụ. 20 Onye tijiri mmadụ ọkpụkpụ, a ga-etiji ọkpụkpụ nke ya. Anya ga-alara anya, eze ga-alakwara eze. Otu e si merụọ mmadụ ahụ, ka a ga-esi merụọkwa onye merụrụ ya ahụ. 21 Onye ọbụla gburu anụ ụlọ onye ọzọ, ga-akwụ ụgwọ ya. Ma a ga-egbu onye ọbụla gburu mmadụ. 22 Unu ga-enwe otu iwu nke ga-adị nye ndị amụrụ nʼala, dịkwara ndị ọbịa niile. Abụ m ONYENWE ANYỊ Chineke unu.’ ” 23 Mgbe ahụ, Mosis gwara ndị Izrel okwu, nʼihi ya ha dọkpụụrụ onye nkwulu ahụ pụọ nʼazụ obodo, jiri nkume tugbuo ya nʼebe ahụ, dịka ONYENWE ANYỊ nyere Mosis nʼiwu.
In Other Versions
Leviticus 24 in the ANGEFD
Leviticus 24 in the ANTPNG2D
Leviticus 24 in the AS21
Leviticus 24 in the BAGH
Leviticus 24 in the BBPNG
Leviticus 24 in the BBT1E
Leviticus 24 in the BDS
Leviticus 24 in the BEV
Leviticus 24 in the BHAD
Leviticus 24 in the BIB
Leviticus 24 in the BLPT
Leviticus 24 in the BNT
Leviticus 24 in the BNTABOOT
Leviticus 24 in the BNTLV
Leviticus 24 in the BOATCB
Leviticus 24 in the BOATCB2
Leviticus 24 in the BOBCV
Leviticus 24 in the BOCNT
Leviticus 24 in the BOECS
Leviticus 24 in the BOGWICC
Leviticus 24 in the BOHCB
Leviticus 24 in the BOHCV
Leviticus 24 in the BOHLNT
Leviticus 24 in the BOHNTLTAL
Leviticus 24 in the BOILNTAP
Leviticus 24 in the BOITCV
Leviticus 24 in the BOKCV
Leviticus 24 in the BOKCV2
Leviticus 24 in the BOKHWOG
Leviticus 24 in the BOKSSV
Leviticus 24 in the BOLCB
Leviticus 24 in the BOLCB2
Leviticus 24 in the BOMCV
Leviticus 24 in the BONAV
Leviticus 24 in the BONCB
Leviticus 24 in the BONLT
Leviticus 24 in the BONUT2
Leviticus 24 in the BOPLNT
Leviticus 24 in the BOSCB
Leviticus 24 in the BOSNC
Leviticus 24 in the BOTLNT
Leviticus 24 in the BOVCB
Leviticus 24 in the BOYCB
Leviticus 24 in the BPBB
Leviticus 24 in the BPH
Leviticus 24 in the BSB
Leviticus 24 in the CCB
Leviticus 24 in the CUV
Leviticus 24 in the CUVS
Leviticus 24 in the DBT
Leviticus 24 in the DGDNT
Leviticus 24 in the DHNT
Leviticus 24 in the DNT
Leviticus 24 in the ELBE
Leviticus 24 in the EMTV
Leviticus 24 in the ESV
Leviticus 24 in the FBV
Leviticus 24 in the FEB
Leviticus 24 in the GGMNT
Leviticus 24 in the GNT
Leviticus 24 in the HARY
Leviticus 24 in the HNT
Leviticus 24 in the IRVA
Leviticus 24 in the IRVB
Leviticus 24 in the IRVG
Leviticus 24 in the IRVH
Leviticus 24 in the IRVK
Leviticus 24 in the IRVM
Leviticus 24 in the IRVM2
Leviticus 24 in the IRVO
Leviticus 24 in the IRVP
Leviticus 24 in the IRVT
Leviticus 24 in the IRVT2
Leviticus 24 in the IRVU
Leviticus 24 in the ISVN
Leviticus 24 in the JSNT
Leviticus 24 in the KAPI
Leviticus 24 in the KBT1ETNIK
Leviticus 24 in the KBV
Leviticus 24 in the KJV
Leviticus 24 in the KNFD
Leviticus 24 in the LBA
Leviticus 24 in the LBLA
Leviticus 24 in the LNT
Leviticus 24 in the LSV
Leviticus 24 in the MAAL
Leviticus 24 in the MBV
Leviticus 24 in the MBV2
Leviticus 24 in the MHNT
Leviticus 24 in the MKNFD
Leviticus 24 in the MNG
Leviticus 24 in the MNT
Leviticus 24 in the MNT2
Leviticus 24 in the MRS1T
Leviticus 24 in the NAA
Leviticus 24 in the NASB
Leviticus 24 in the NBLA
Leviticus 24 in the NBS
Leviticus 24 in the NBVTP
Leviticus 24 in the NET2
Leviticus 24 in the NIV11
Leviticus 24 in the NNT
Leviticus 24 in the NNT2
Leviticus 24 in the NNT3
Leviticus 24 in the PDDPT
Leviticus 24 in the PFNT
Leviticus 24 in the RMNT
Leviticus 24 in the SBIAS
Leviticus 24 in the SBIBS
Leviticus 24 in the SBIBS2
Leviticus 24 in the SBICS
Leviticus 24 in the SBIDS
Leviticus 24 in the SBIGS
Leviticus 24 in the SBIHS
Leviticus 24 in the SBIIS
Leviticus 24 in the SBIIS2
Leviticus 24 in the SBIIS3
Leviticus 24 in the SBIKS
Leviticus 24 in the SBIKS2
Leviticus 24 in the SBIMS
Leviticus 24 in the SBIOS
Leviticus 24 in the SBIPS
Leviticus 24 in the SBISS
Leviticus 24 in the SBITS
Leviticus 24 in the SBITS2
Leviticus 24 in the SBITS3
Leviticus 24 in the SBITS4
Leviticus 24 in the SBIUS
Leviticus 24 in the SBIVS
Leviticus 24 in the SBT
Leviticus 24 in the SBT1E
Leviticus 24 in the SCHL
Leviticus 24 in the SNT
Leviticus 24 in the SUSU
Leviticus 24 in the SUSU2
Leviticus 24 in the SYNO
Leviticus 24 in the TBIAOTANT
Leviticus 24 in the TBT1E
Leviticus 24 in the TBT1E2
Leviticus 24 in the TFTIP
Leviticus 24 in the TFTU
Leviticus 24 in the TGNTATF3T
Leviticus 24 in the THAI
Leviticus 24 in the TNFD
Leviticus 24 in the TNT
Leviticus 24 in the TNTIK
Leviticus 24 in the TNTIL
Leviticus 24 in the TNTIN
Leviticus 24 in the TNTIP
Leviticus 24 in the TNTIZ
Leviticus 24 in the TOMA
Leviticus 24 in the TTENT
Leviticus 24 in the UBG
Leviticus 24 in the UGV
Leviticus 24 in the UGV2
Leviticus 24 in the UGV3
Leviticus 24 in the VBL
Leviticus 24 in the VDCC
Leviticus 24 in the YALU
Leviticus 24 in the YAPE
Leviticus 24 in the YBVTP
Leviticus 24 in the ZBP