Micah 2 (BOICB)

1 Ahụhụ na-adịrị ndị na-eche ihe ọjọọ nʼobi ha,na ndị niile na-edina nʼakwa ha na-eche ajọ echiche.Mgbe chi bọrọ, ha na-arụzu ihe ha chepụtara,nʼihi na ikike imezu ya dị nʼaka ha. 2 Ha na-enwe anya ukwu nʼebe ubi ndị ọzọ dị, were ha nʼaka ike,na ụlọ dị iche iche, ha ewere ha nʼike.Ha na-ejikwa aka ike nara ndị mmadụ ụlọ ha,ha na-ezunara ha ihe nketa ha. 3 Nʼihi nke a, ONYENWE ANYỊ na-asị,“Lee, ana m akwado ihe ọjọọ megide agbụrụ a,nke unu na-enweghị ike isite na ya wezuga onwe unu.Unu agaghị eji nganga na-ejegharịkwa,nʼihi na ọ ga-abụ oge ọjọọ. 4 Nʼụbọchị ahụ ha ga-akọcha unu,ha ga-abụrụ unu abụ iru ụjụ iji ya kọchaa unu na-asị,‘Anyị abụrụla ndị lara nʼiyi,e kesaala ihe nnweta nke ndị m,ọ napụla m ha.O werela ubi anyị nyefee ha nʼaka ndị ahụ meriri anyị nʼagha.’ ” 5 Nʼihi ya, ọ dịkwaghị onye ga-afọdụ nʼetiti ọgbakọ nke ONYENWE ANYỊ,onye ga-eji ihe ọtụtụ kee ala ahụ site nʼife nza. 6 Ndị amụma ha na-asị, “Unu ebukwala amụma.”“Unu ebukwala amụma banyere ihe ndị a,ihere agaghị eme anyị.” 7 Ụdị ihe a o kwesiri okwukwu, gị ụlọ Jekọb?“Ntachiobi ONYENWE ANYỊ ọ gwụla?Ihe ndị a ọ bụ otu o si eme?” “Ọ bụ na okwu m adịghị emeonye ụzọ ya ziri ezi mma? 8 Ma ọ bụ unu na-ebili megide ndị mdịka ndị iro.Unu na-eyipụ ndị na-agafe agafeuwe ọma ha yi nʼahụ ha na-enweghị mmetụta,dịka a ga-asị na unu bụ ndị si nʼagha na-alọta. 9 Unu na-achụpụ ndị inyom ndị msite nʼụlọ afọ ojuju ha.Ụmụ ha ka unu na-anapụ ngọzị mruo mgbe ebighị ebi. 10 Bilienụ, pụọnụ,nʼihi na ebe a abụkwaghị ebe izuike,nʼihi na-emerụọla ya, e bibiela ya,o bibikwaala, ruo na-ịrụzi ya agaghị adị ire. 11 Ọ bụrụ na otu onye abịa buoro unu amụma ụgha na-asị,‘Aga m eburu unu amụma banyere mmanya na ihe ọṅụṅụ siri ike,’ọ bụ onye amụma dị otu a ka ndị a chọrọ. 12 “Aga m achịkọta unu niile, gị Jekọb,aga m akpọkọta ndị niile fọdụrụ nʼIzrel nʼotu ebe.Aga m akpọkọta ha dịka atụrụ nʼime ọgba anụ,dịka igwe ewu na atụrụ nʼebe ịta nri ya,ndị mmadụ ga-ejupụtakwa nʼebe ahụ. 13 Onye ahụ na-egbuwa ụzọ ga-anọ nʼihu na-edu ha.Ha ga-etipukwa ọnụ ụzọ ama ahụ, ma site na ya gafee.Eze ha ga-agabigakwa nʼihu ha, ONYENWE ANYỊ ga-anọ nʼisi.”

In Other Versions

Micah 2 in the ANGEFD

Micah 2 in the ANTPNG2D

Micah 2 in the AS21

Micah 2 in the BAGH

Micah 2 in the BBPNG

Micah 2 in the BBT1E

Micah 2 in the BDS

Micah 2 in the BEV

Micah 2 in the BHAD

Micah 2 in the BIB

Micah 2 in the BLPT

Micah 2 in the BNT

Micah 2 in the BNTABOOT

Micah 2 in the BNTLV

Micah 2 in the BOATCB

Micah 2 in the BOATCB2

Micah 2 in the BOBCV

Micah 2 in the BOCNT

Micah 2 in the BOECS

Micah 2 in the BOGWICC

Micah 2 in the BOHCB

Micah 2 in the BOHCV

Micah 2 in the BOHLNT

Micah 2 in the BOHNTLTAL

Micah 2 in the BOILNTAP

Micah 2 in the BOITCV

Micah 2 in the BOKCV

Micah 2 in the BOKCV2

Micah 2 in the BOKHWOG

Micah 2 in the BOKSSV

Micah 2 in the BOLCB

Micah 2 in the BOLCB2

Micah 2 in the BOMCV

Micah 2 in the BONAV

Micah 2 in the BONCB

Micah 2 in the BONLT

Micah 2 in the BONUT2

Micah 2 in the BOPLNT

Micah 2 in the BOSCB

Micah 2 in the BOSNC

Micah 2 in the BOTLNT

Micah 2 in the BOVCB

Micah 2 in the BOYCB

Micah 2 in the BPBB

Micah 2 in the BPH

Micah 2 in the BSB

Micah 2 in the CCB

Micah 2 in the CUV

Micah 2 in the CUVS

Micah 2 in the DBT

Micah 2 in the DGDNT

Micah 2 in the DHNT

Micah 2 in the DNT

Micah 2 in the ELBE

Micah 2 in the EMTV

Micah 2 in the ESV

Micah 2 in the FBV

Micah 2 in the FEB

Micah 2 in the GGMNT

Micah 2 in the GNT

Micah 2 in the HARY

Micah 2 in the HNT

Micah 2 in the IRVA

Micah 2 in the IRVB

Micah 2 in the IRVG

Micah 2 in the IRVH

Micah 2 in the IRVK

Micah 2 in the IRVM

Micah 2 in the IRVM2

Micah 2 in the IRVO

Micah 2 in the IRVP

Micah 2 in the IRVT

Micah 2 in the IRVT2

Micah 2 in the IRVU

Micah 2 in the ISVN

Micah 2 in the JSNT

Micah 2 in the KAPI

Micah 2 in the KBT1ETNIK

Micah 2 in the KBV

Micah 2 in the KJV

Micah 2 in the KNFD

Micah 2 in the LBA

Micah 2 in the LBLA

Micah 2 in the LNT

Micah 2 in the LSV

Micah 2 in the MAAL

Micah 2 in the MBV

Micah 2 in the MBV2

Micah 2 in the MHNT

Micah 2 in the MKNFD

Micah 2 in the MNG

Micah 2 in the MNT

Micah 2 in the MNT2

Micah 2 in the MRS1T

Micah 2 in the NAA

Micah 2 in the NASB

Micah 2 in the NBLA

Micah 2 in the NBS

Micah 2 in the NBVTP

Micah 2 in the NET2

Micah 2 in the NIV11

Micah 2 in the NNT

Micah 2 in the NNT2

Micah 2 in the NNT3

Micah 2 in the PDDPT

Micah 2 in the PFNT

Micah 2 in the RMNT

Micah 2 in the SBIAS

Micah 2 in the SBIBS

Micah 2 in the SBIBS2

Micah 2 in the SBICS

Micah 2 in the SBIDS

Micah 2 in the SBIGS

Micah 2 in the SBIHS

Micah 2 in the SBIIS

Micah 2 in the SBIIS2

Micah 2 in the SBIIS3

Micah 2 in the SBIKS

Micah 2 in the SBIKS2

Micah 2 in the SBIMS

Micah 2 in the SBIOS

Micah 2 in the SBIPS

Micah 2 in the SBISS

Micah 2 in the SBITS

Micah 2 in the SBITS2

Micah 2 in the SBITS3

Micah 2 in the SBITS4

Micah 2 in the SBIUS

Micah 2 in the SBIVS

Micah 2 in the SBT

Micah 2 in the SBT1E

Micah 2 in the SCHL

Micah 2 in the SNT

Micah 2 in the SUSU

Micah 2 in the SUSU2

Micah 2 in the SYNO

Micah 2 in the TBIAOTANT

Micah 2 in the TBT1E

Micah 2 in the TBT1E2

Micah 2 in the TFTIP

Micah 2 in the TFTU

Micah 2 in the TGNTATF3T

Micah 2 in the THAI

Micah 2 in the TNFD

Micah 2 in the TNT

Micah 2 in the TNTIK

Micah 2 in the TNTIL

Micah 2 in the TNTIN

Micah 2 in the TNTIP

Micah 2 in the TNTIZ

Micah 2 in the TOMA

Micah 2 in the TTENT

Micah 2 in the UBG

Micah 2 in the UGV

Micah 2 in the UGV2

Micah 2 in the UGV3

Micah 2 in the VBL

Micah 2 in the VDCC

Micah 2 in the YALU

Micah 2 in the YAPE

Micah 2 in the YBVTP

Micah 2 in the ZBP