Proverbs 2 (BOICB)

1 Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata okwu ọnụ m niilezobekwa iwu m niile nʼime obi gị, 2 tọọ ntị gị nʼala nye amamihe,wepụta obi gị inwe nghọta. 3 E, ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọmụma ka ị na-akpọku,ọ bụrụkwa na ọ bụ nghọta ka ị na-eweliri olu gị, 4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dịka i si achọ ọlaọchamaọbụ akụ nke zoro ezo, 5 mgbe ahụ, ị ga-aghọtakwa ihe bụ ịtụ egwu ONYENWE ANYỊchọtakwa ihe ọmụma nke Chineke. 6 Nʼihi na ọ bụ ONYENWE ANYỊ na-enye amamihe;nʼebe ọ nọ ka nghọta na ihe ọmụma na-esi abịa. 7 Ọ na-edebere ndị ụzọ ha ziri ezi nzube ọganihu,ọ bụ ọta nye ndị na-eje ije nʼizuoke. 8 Ọ na-echebekwa ụzọ nke ndị na-eme ezi ihe na-agbaso,na-elekọtakwa ụzọ nke ndị hụrụ ya nʼanya na-agbaso. 9 Mgbe ahụ ka ị ga-aghọta ihe ziri ezina ihe dị mma na ezi ụzọ niile. 10 Nʼihi na amamihe ga-enwe ọnọdụ nʼime obi gị,ihe ọmụma ga-adịkwa mkpụrụobi gị ụtọ. 11 Izuzu zuruoke ga-echebe gị,nghọta ga na-eche gị nche. 12 Amamihe ga-azọpụta gị site nʼụzọ ndị mmehie,sitekwa na mmadụ ndị okwu ha jọrọ njọ, 13 ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chinekena-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị, 14 ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ,nʼihi na mmehie ha na-atọ ha ụtọ. 15 Ihe ọbụla ha na-eme gbagọrọ agbagọ,jọọkwa njọ. 16 Ọ bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna,na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu. 17 Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ,nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke. 18 Ụlọ nwanyị dị otu a dị nʼokporoụzọnke na-eduba nʼọnwụ na nʼọkụ ala mmụọ. 19 Ndị ikom niile banyere nʼụlọ ha na-ala nʼiyi.Ha adịghị alọtakwa nʼokporoụzọ nke na-eduba na ndụ. 20 Nʼihi nke a, ị ga-aga ije nʼụzọ ndị ezi omume,debekwa ụkwụ gị nʼokporoụzọ niile nke ndị ezi omume, 21 nʼihi na ọ bụ naanị ndị ziri ezi ga-ebi nʼala ahụ,ndị na-enweghị ịta ụta ga-afọdụkwa nʼime ya. 22 Ma ndị na-emebi iwu ka a ga-ebipụ site nʼala ahụ,ọ bụkwa ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi ka a ga-ewezuga na ya.

In Other Versions

Proverbs 2 in the ANGEFD

Proverbs 2 in the ANTPNG2D

Proverbs 2 in the AS21

Proverbs 2 in the BAGH

Proverbs 2 in the BBPNG

Proverbs 2 in the BBT1E

Proverbs 2 in the BDS

Proverbs 2 in the BEV

Proverbs 2 in the BHAD

Proverbs 2 in the BIB

Proverbs 2 in the BLPT

Proverbs 2 in the BNT

Proverbs 2 in the BNTABOOT

Proverbs 2 in the BNTLV

Proverbs 2 in the BOATCB

Proverbs 2 in the BOATCB2

Proverbs 2 in the BOBCV

Proverbs 2 in the BOCNT

Proverbs 2 in the BOECS

Proverbs 2 in the BOGWICC

Proverbs 2 in the BOHCB

Proverbs 2 in the BOHCV

Proverbs 2 in the BOHLNT

Proverbs 2 in the BOHNTLTAL

Proverbs 2 in the BOILNTAP

Proverbs 2 in the BOITCV

Proverbs 2 in the BOKCV

Proverbs 2 in the BOKCV2

Proverbs 2 in the BOKHWOG

Proverbs 2 in the BOKSSV

Proverbs 2 in the BOLCB

Proverbs 2 in the BOLCB2

Proverbs 2 in the BOMCV

Proverbs 2 in the BONAV

Proverbs 2 in the BONCB

Proverbs 2 in the BONLT

Proverbs 2 in the BONUT2

Proverbs 2 in the BOPLNT

Proverbs 2 in the BOSCB

Proverbs 2 in the BOSNC

Proverbs 2 in the BOTLNT

Proverbs 2 in the BOVCB

Proverbs 2 in the BOYCB

Proverbs 2 in the BPBB

Proverbs 2 in the BPH

Proverbs 2 in the BSB

Proverbs 2 in the CCB

Proverbs 2 in the CUV

Proverbs 2 in the CUVS

Proverbs 2 in the DBT

Proverbs 2 in the DGDNT

Proverbs 2 in the DHNT

Proverbs 2 in the DNT

Proverbs 2 in the ELBE

Proverbs 2 in the EMTV

Proverbs 2 in the ESV

Proverbs 2 in the FBV

Proverbs 2 in the FEB

Proverbs 2 in the GGMNT

Proverbs 2 in the GNT

Proverbs 2 in the HARY

Proverbs 2 in the HNT

Proverbs 2 in the IRVA

Proverbs 2 in the IRVB

Proverbs 2 in the IRVG

Proverbs 2 in the IRVH

Proverbs 2 in the IRVK

Proverbs 2 in the IRVM

Proverbs 2 in the IRVM2

Proverbs 2 in the IRVO

Proverbs 2 in the IRVP

Proverbs 2 in the IRVT

Proverbs 2 in the IRVT2

Proverbs 2 in the IRVU

Proverbs 2 in the ISVN

Proverbs 2 in the JSNT

Proverbs 2 in the KAPI

Proverbs 2 in the KBT1ETNIK

Proverbs 2 in the KBV

Proverbs 2 in the KJV

Proverbs 2 in the KNFD

Proverbs 2 in the LBA

Proverbs 2 in the LBLA

Proverbs 2 in the LNT

Proverbs 2 in the LSV

Proverbs 2 in the MAAL

Proverbs 2 in the MBV

Proverbs 2 in the MBV2

Proverbs 2 in the MHNT

Proverbs 2 in the MKNFD

Proverbs 2 in the MNG

Proverbs 2 in the MNT

Proverbs 2 in the MNT2

Proverbs 2 in the MRS1T

Proverbs 2 in the NAA

Proverbs 2 in the NASB

Proverbs 2 in the NBLA

Proverbs 2 in the NBS

Proverbs 2 in the NBVTP

Proverbs 2 in the NET2

Proverbs 2 in the NIV11

Proverbs 2 in the NNT

Proverbs 2 in the NNT2

Proverbs 2 in the NNT3

Proverbs 2 in the PDDPT

Proverbs 2 in the PFNT

Proverbs 2 in the RMNT

Proverbs 2 in the SBIAS

Proverbs 2 in the SBIBS

Proverbs 2 in the SBIBS2

Proverbs 2 in the SBICS

Proverbs 2 in the SBIDS

Proverbs 2 in the SBIGS

Proverbs 2 in the SBIHS

Proverbs 2 in the SBIIS

Proverbs 2 in the SBIIS2

Proverbs 2 in the SBIIS3

Proverbs 2 in the SBIKS

Proverbs 2 in the SBIKS2

Proverbs 2 in the SBIMS

Proverbs 2 in the SBIOS

Proverbs 2 in the SBIPS

Proverbs 2 in the SBISS

Proverbs 2 in the SBITS

Proverbs 2 in the SBITS2

Proverbs 2 in the SBITS3

Proverbs 2 in the SBITS4

Proverbs 2 in the SBIUS

Proverbs 2 in the SBIVS

Proverbs 2 in the SBT

Proverbs 2 in the SBT1E

Proverbs 2 in the SCHL

Proverbs 2 in the SNT

Proverbs 2 in the SUSU

Proverbs 2 in the SUSU2

Proverbs 2 in the SYNO

Proverbs 2 in the TBIAOTANT

Proverbs 2 in the TBT1E

Proverbs 2 in the TBT1E2

Proverbs 2 in the TFTIP

Proverbs 2 in the TFTU

Proverbs 2 in the TGNTATF3T

Proverbs 2 in the THAI

Proverbs 2 in the TNFD

Proverbs 2 in the TNT

Proverbs 2 in the TNTIK

Proverbs 2 in the TNTIL

Proverbs 2 in the TNTIN

Proverbs 2 in the TNTIP

Proverbs 2 in the TNTIZ

Proverbs 2 in the TOMA

Proverbs 2 in the TTENT

Proverbs 2 in the UBG

Proverbs 2 in the UGV

Proverbs 2 in the UGV2

Proverbs 2 in the UGV3

Proverbs 2 in the VBL

Proverbs 2 in the VDCC

Proverbs 2 in the YALU

Proverbs 2 in the YAPE

Proverbs 2 in the YBVTP

Proverbs 2 in the ZBP