Psalms 10 (BOICB)

1 ONYENWE ANYỊ, gịnị mere i ji na-eguzoro onwe gị nʼebe dị anya?Gịnị mere ị na-ezo onwe gị nʼoge nsogbu? 2 Site na mpako, onye ajọ omume na-emegbu ndị na-adịghị ike,ndị mpịa mpịa aghụghọ ya mara dịka ọnya. 3 Ọ na-anya isi banyere ọchịchọ niile nke obi ya,ọ na-elelị ONYENWE ANYỊ anya ma na-agọzi ndị oke ọchịchọ. 4 Nʼọnọdụ mpako ya, onye ajọ omume anaghị achọ Chineke,nʼechiche ya niile, ọ naghị eche banyere ya. 5 Ma ihe niile ọ na-eme na-agara ya nke ọma;ọ bụ onye na-ebuli onwe ya elu, iwu gị niile dịkwa anya site nʼebe ọ nọ;ọ na-elelị ndị iro ya niile. 6 Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Ọ dịghị ihe ga-emetụta m.Aga m anọ nʼọnọdụ ọṅụ mgbe niile. Nsogbu ọbụla agaghị adakwasị m.” 7 Ọnụ ya jupụtara nʼokwu ụgha na ịba mba ime ihe ọjọọ,nʼokpuru ire ya ka nsogbu na ajọ ihe dịkwa. 8 Ha na-ezo onwe ha nʼobodo nta dị iche iche,nʼebe zooro ezo ka ha na-anọ,na-eche itigbu ndị aka ha dị ọcha. 9 Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla,ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye.Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye. 10 Ụmụ ogbenye ndị a na-ada nʼala nʼihi ịdị ike ya,ọ na-azọpịakwa ha. 11 Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Chineke echefuola.O zofuola ihu ya, ọ dịghị mgbe ọ hụrụ ya.” 12 Bilie O ONYENWE ANYỊ! O Chineke welie aka gị,echefukwala ndị na-enweghị onye inyeaka. 13 Gịnị mere onye ajọ omume ji na-eleda Chineke anya?Gịnị mere o ji na-asị nʼime obi ya,“Ọ gaghị akpọ m ka m zaa ajụjụ banyere omume m”? 14 Ma gị, O Chineke, ị na-ahụ nsogbu na ihe mwute,ị na-atule ihe ị ga-eme banyere ha.Ndị a na-emegbu na-atụkwasị gị obi,nʼihi na ị bụ onye inyeaka ndị na-enweghị nna. 15 Gbajie aka onye ajọ omume a na-eme ihe ọjọọ,kpọọ ya ka ọ zaa ajụjụ banyere ajọ omume ya niilenke a na-apụghị ịchọpụta. 16 ONYENWE ANYỊ bụ eze ruo mgbe ebighị ebi.Ọ ga-esite nʼala ya kpochapụ mba niile. 17 O ONYENWE ANYỊ, ị maara ọchịchọ obi ndị niile a na-akpagbu;ị na-ege ntị na mkpu akwa ha ma kasịekwa ha obi, 18 Ị na-echedo ndị na-enweghị nna na ndị niile a na-emegbu emegbu,ka mmadụ efu, onye e kere eke,ghara imenye ha egwu ọzọ.

In Other Versions

Psalms 10 in the ANGEFD

Psalms 10 in the ANTPNG2D

Psalms 10 in the AS21

Psalms 10 in the BAGH

Psalms 10 in the BBPNG

Psalms 10 in the BBT1E

Psalms 10 in the BDS

Psalms 10 in the BEV

Psalms 10 in the BHAD

Psalms 10 in the BIB

Psalms 10 in the BLPT

Psalms 10 in the BNT

Psalms 10 in the BNTABOOT

Psalms 10 in the BNTLV

Psalms 10 in the BOATCB

Psalms 10 in the BOATCB2

Psalms 10 in the BOBCV

Psalms 10 in the BOCNT

Psalms 10 in the BOECS

Psalms 10 in the BOGWICC

Psalms 10 in the BOHCB

Psalms 10 in the BOHCV

Psalms 10 in the BOHLNT

Psalms 10 in the BOHNTLTAL

Psalms 10 in the BOILNTAP

Psalms 10 in the BOITCV

Psalms 10 in the BOKCV

Psalms 10 in the BOKCV2

Psalms 10 in the BOKHWOG

Psalms 10 in the BOKSSV

Psalms 10 in the BOLCB

Psalms 10 in the BOLCB2

Psalms 10 in the BOMCV

Psalms 10 in the BONAV

Psalms 10 in the BONCB

Psalms 10 in the BONLT

Psalms 10 in the BONUT2

Psalms 10 in the BOPLNT

Psalms 10 in the BOSCB

Psalms 10 in the BOSNC

Psalms 10 in the BOTLNT

Psalms 10 in the BOVCB

Psalms 10 in the BOYCB

Psalms 10 in the BPBB

Psalms 10 in the BPH

Psalms 10 in the BSB

Psalms 10 in the CCB

Psalms 10 in the CUV

Psalms 10 in the CUVS

Psalms 10 in the DBT

Psalms 10 in the DGDNT

Psalms 10 in the DHNT

Psalms 10 in the DNT

Psalms 10 in the ELBE

Psalms 10 in the EMTV

Psalms 10 in the ESV

Psalms 10 in the FBV

Psalms 10 in the FEB

Psalms 10 in the GGMNT

Psalms 10 in the GNT

Psalms 10 in the HARY

Psalms 10 in the HNT

Psalms 10 in the IRVA

Psalms 10 in the IRVB

Psalms 10 in the IRVG

Psalms 10 in the IRVH

Psalms 10 in the IRVK

Psalms 10 in the IRVM

Psalms 10 in the IRVM2

Psalms 10 in the IRVO

Psalms 10 in the IRVP

Psalms 10 in the IRVT

Psalms 10 in the IRVT2

Psalms 10 in the IRVU

Psalms 10 in the ISVN

Psalms 10 in the JSNT

Psalms 10 in the KAPI

Psalms 10 in the KBT1ETNIK

Psalms 10 in the KBV

Psalms 10 in the KJV

Psalms 10 in the KNFD

Psalms 10 in the LBA

Psalms 10 in the LBLA

Psalms 10 in the LNT

Psalms 10 in the LSV

Psalms 10 in the MAAL

Psalms 10 in the MBV

Psalms 10 in the MBV2

Psalms 10 in the MHNT

Psalms 10 in the MKNFD

Psalms 10 in the MNG

Psalms 10 in the MNT

Psalms 10 in the MNT2

Psalms 10 in the MRS1T

Psalms 10 in the NAA

Psalms 10 in the NASB

Psalms 10 in the NBLA

Psalms 10 in the NBS

Psalms 10 in the NBVTP

Psalms 10 in the NET2

Psalms 10 in the NIV11

Psalms 10 in the NNT

Psalms 10 in the NNT2

Psalms 10 in the NNT3

Psalms 10 in the PDDPT

Psalms 10 in the PFNT

Psalms 10 in the RMNT

Psalms 10 in the SBIAS

Psalms 10 in the SBIBS

Psalms 10 in the SBIBS2

Psalms 10 in the SBICS

Psalms 10 in the SBIDS

Psalms 10 in the SBIGS

Psalms 10 in the SBIHS

Psalms 10 in the SBIIS

Psalms 10 in the SBIIS2

Psalms 10 in the SBIIS3

Psalms 10 in the SBIKS

Psalms 10 in the SBIKS2

Psalms 10 in the SBIMS

Psalms 10 in the SBIOS

Psalms 10 in the SBIPS

Psalms 10 in the SBISS

Psalms 10 in the SBITS

Psalms 10 in the SBITS2

Psalms 10 in the SBITS3

Psalms 10 in the SBITS4

Psalms 10 in the SBIUS

Psalms 10 in the SBIVS

Psalms 10 in the SBT

Psalms 10 in the SBT1E

Psalms 10 in the SCHL

Psalms 10 in the SNT

Psalms 10 in the SUSU

Psalms 10 in the SUSU2

Psalms 10 in the SYNO

Psalms 10 in the TBIAOTANT

Psalms 10 in the TBT1E

Psalms 10 in the TBT1E2

Psalms 10 in the TFTIP

Psalms 10 in the TFTU

Psalms 10 in the TGNTATF3T

Psalms 10 in the THAI

Psalms 10 in the TNFD

Psalms 10 in the TNT

Psalms 10 in the TNTIK

Psalms 10 in the TNTIL

Psalms 10 in the TNTIN

Psalms 10 in the TNTIP

Psalms 10 in the TNTIZ

Psalms 10 in the TOMA

Psalms 10 in the TTENT

Psalms 10 in the UBG

Psalms 10 in the UGV

Psalms 10 in the UGV2

Psalms 10 in the UGV3

Psalms 10 in the VBL

Psalms 10 in the VDCC

Psalms 10 in the YALU

Psalms 10 in the YAPE

Psalms 10 in the YBVTP

Psalms 10 in the ZBP