Psalms 117 (BOICB)
1 Toonu ONYENWE ANYỊ, unu mba niile dị iche iche.Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche. 2 Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu.Ikwesi ntụkwasị obi ONYENWE ANYỊ na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu ONYENWE ANYỊ!